Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,149,709 members, 7,805,911 topics. Date: Tuesday, 23 April 2024 at 08:23 AM

Attention All Igbo Travellers - Culture (3) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Attention All Igbo Travellers (20853 Views)

Is There A Igbo Handbook Or Manual That Is Used To Train All Igbo People / Attention All The Yorubal Guys In The House (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (Reply) (Go Down)

Re: Attention All Igbo Travellers by Eifeh(m): 2:41pm On Dec 18, 2012
Nenwe cultural day on 31st december, if ur in enugu you cant miss this. Oga adi egwu

Re: Attention All Igbo Travellers by Okijajuju1(m): 2:43pm On Dec 18, 2012
Eifeh: Nenwe cultural day on 31st december, if ur in enugu you cant miss this. Oga adi egwu

Unu biko se ta kwa anyi pictures ka anyi fu ife una fu..
Re: Attention All Igbo Travellers by aryzgreat: 3:08pm On Dec 18, 2012
cha! cha! cha! cha! igbo! kweeeeeeeeeeeeeeeeeenu! muoooooooooooooooooooonu! zuooooooooooooooooonu! kachaaaaaaaaaaaaaaaaanu! birinuoooooooooooooooooooo!

ivfe ndi igbo na adum obu mma makana igbo amaka! ekeresimesia agaghi agbanari mu, Ana m atuda Awka isi obodo Anambra na 24th, bido na 25th were rue 2nd soso oriri na onwunwu ka m nwere! Afo m ga ama na ivfe du iche mere maka na Awka ma ka eshi akpari amu. Igba nkwu uzo na asato, echichi uzo na abo, mmepe uno uzo na abo, agbam akwukwo uzo na ano. chei keezi ka m ga eshi kee onwe m uzo iri ito bikonu? fio fio ewooooooo! fio fio na ji iyoooo! ewuchim Awka na aso enwe ana m abia ooooooooooooooooooo! Ka anyi tigwooo obodo! kuwasia ife! onwelo ivfe na-eme

Igbo Ekeneeeeeeeeeeeeeem unu! cool

4 Likes

Re: Attention All Igbo Travellers by Eifeh(m): 3:18pm On Dec 18, 2012
Okija_juju:

Unu biko se ta kwa anyi pictures ka anyi fu ife una fu..
iwero nsogbo, asumnpi egwu ball ga adikwa NENWE LEAGUE 2 million naira is involve.
Re: Attention All Igbo Travellers by Nobody: 3:46pm On Dec 18, 2012
IGBO bu IGBO MMa Mma nu!!! Anom Live na Anambra State Neni kpomkwem. Na Ubochi 25th kam na agbada Igbo. White castle bu Ebe ife Nile ga eme
Re: Attention All Igbo Travellers by ifyalways(f): 3:55pm On Dec 18, 2012
Okija_juju:

Mba o!! Onye Nri ka'm bu. Mana enwe'm Igba-Nkwu na Enugu-ukwu na 28th!
o gi na agba nkwu?
Re: Attention All Igbo Travellers by Okijajuju1(m): 3:57pm On Dec 18, 2012
ifyalways: o gi na agba nkwu?

Mba o!! Nkem bu na February.. And o'ga bu na Nri.
Re: Attention All Igbo Travellers by ifyalways(f): 4:02pm On Dec 18, 2012
Andre Uweh:
Ify, Ekeresimesi oma. Biko, kowaa emume a ka anyi ghota ya ofuma.
igbu odu bu echichi umu nwanyi na obodo ufodu na Anambra na Delta. O dika ichi ozo.

A na-agbu odu ukwu na aka, dika ike na ego gi di. Nne na nna nwere ike igbu Nwa ha nwanyi odu.
Ndi be Nne m gburu m odu aka abuo Oge m di ntakiri dika Ada kara aka, ugbu a di m choro i gbu m ukwu abuo.

1 Like

Re: Attention All Igbo Travellers by ifyalways(f): 4:05pm On Dec 18, 2012
Okija_juju:

Mba o!! Nkem bu na February.. And o'ga bu na Nri.
o di nma. Nwunye gi bu onye Nri, o dikwa nma.

E jego m Agu-ukwu Nri before. Ya gazie.
Re: Attention All Igbo Travellers by Afam4eva(m): 4:06pm On Dec 18, 2012
Okija_juju:

Mba o!! Nkem bu na February.. And o'ga bu na Nri.
Wunye gi a bu onye ebe?
Re: Attention All Igbo Travellers by JahMan1: 4:26pm On Dec 18, 2012
Eifeh: Nenwe cultural day on 31st december, if ur in enugu you cant miss this. Oga adi egwu
I have danced in this field when we came from Imo State for a burial.
Too much palm wine.
Re: Attention All Igbo Travellers by Nobody: 4:27pm On Dec 18, 2012
dominique: Opps, entered the wrong thread embarassed

Exits stage left tongue
You got eyes @ all ? some got eyes but can not see. Wonder if you got any origin after all
Re: Attention All Igbo Travellers by Nobody: 4:31pm On Dec 18, 2012
ndi Igbo kwenu ?!! Ekene m unu !! Ana m ekele ndi niile n'agba nkwu ma ndi n'eme mme-mme obula. Ka Chukwu duo unu k'unu mee ya n'udo. Ka Chukwu chekwadokwa ndi njem niile ma gozie unu n'afo n'abia. Ichoro ighota ngozia niile zaa 'ISEE' !!
Re: Attention All Igbo Travellers by Nobody: 4:32pm On Dec 18, 2012
o Osuofia ka m n'ahu etua na Picture a ? haha !
Re: Attention All Igbo Travellers by AndreUweh(m): 4:37pm On Dec 18, 2012
Melahou:

congrats,i did mine some yrs back...so interesting...obowo 4life
I wu onye ebe na Obowu?.
Some Obowu communities will also celebrate Iwa Akwa this festive period. I think Okwuohia will celebrate hers on 27th Dec.
Anwunoo.
Re: Attention All Igbo Travellers by Nobody: 4:39pm On Dec 18, 2012
THEY SHOULD BE AWARE OF THEMSELVES, AFTER ALL, THEY SPEAK THE SAME LANGUAGE IN ALL MANNERS.
Re: Attention All Igbo Travellers by AndreUweh(m): 4:40pm On Dec 18, 2012
maxwello.yg:
ndi Igbo kwenu ?!! Ekene m unu !! Ana m ekele ndi niile n'agba nkwu ma ndi n'eme mme-mme obula. Ka Chukwu duo unu k'unu mee ya n'udo. Ka Chukwu chekwadokwa ndi njem niile ma gozie unu n'afo n'abia. Ichoro ighota ngozia niile zaa 'ISEE' !!
Ihaaaa.
Re: Attention All Igbo Travellers by AndreUweh(m): 5:05pm On Dec 18, 2012
al-qaeda:
THEY SHOULD BE AWARE OF THEMSELVES, AFTER ALL, THEY SPEAK THE SAME LANGUAGE IN ALL MANNERS.
What do you mean?.
Re: Attention All Igbo Travellers by AndreUweh(m): 5:22pm On Dec 18, 2012
For those interested in Iwa Akwa, see photographs of the last Iwa Akwa in my community. It is a popular practice of the people of Obowu, Ehime Mbano, Nsu, Umunumu, Uboma and Ihitte Etiti.
You are welcomed to this period's event. Dec-Jan depending on individual community.

1 Like

Re: Attention All Igbo Travellers by Eifeh(m): 6:01pm On Dec 18, 2012
Jah Man:
I have danced in this field when we came from Imo State for a burial.
Too much palm wine.
Nenwe is not far to imo state, ndi imo anuchago ada ya ooo them dont want to leave our girls for us.
Re: Attention All Igbo Travellers by imotondo(m): 7:33pm On Dec 18, 2012
Okija_juju: As Promised... I shall be bringing you guys Pictures from Enugu-ukwu and Nnewi

Please post pictures of your village here for us all to enjoy!!

Oganiru Ala Igbo!!
nwanne,i bu onye Enugwukwu?

1 Like

Re: Attention All Igbo Travellers by imotondo(m): 7:41pm On Dec 18, 2012
Oga akpotu n'Abagana on 28th and 29th Dec.....Iro Aro Abagana.
Re: Attention All Igbo Travellers by kennethromanus: 8:07pm On Dec 18, 2012
Mma mma nu o..pls u ar cordially invited 2 d wearing cloth ceremony(IWA AKWA) of mr kenneth nwamadu..which will take place on d 4th of jan at ekekpa market..aminyinta ihette uboma LGA imo state...refreashment will take place at nwamadu's compound at amaogu close 2 umunogho obowu.. GOD bless u as u come..chineke gozie igbo niile..amen..

1 Like

Re: Attention All Igbo Travellers by nwaigbomg(m): 8:22pm On Dec 18, 2012
ichidodo: ndigbo ndewoo, a n' am a la na 27th na obodo eziama-obaire,nkwerre l.g.a imo state, k' am ga zuru-ike. daalu!
onye eziama, kedu mpaghara obu? Ezealaobi? Ezekwemba? Umuduru? Umuakuma? Umunam? Umuogbo? Ezemanaha? Umunwokwe?. Puta na mgbabano junction ka anyi gbaa oringo.
Re: Attention All Igbo Travellers by nwaigbomg(m): 8:41pm On Dec 18, 2012
U are invited to the following. 1. Okorosha masqurade dance of umunze village, eziachi community, orlu LGA. 2. Ebu na anu masqurade dance of umuisu community of isu LGA. 3. Ekpe masqurade of amaigbo community, nwangele LGA. All in imo state.
Re: Attention All Igbo Travellers by zikaengee(f): 9:09pm On Dec 18, 2012
Anom okija nke ndi ihiala local government
live na ubosi 28th Dec. Ekeresimesis oma
umuigbo nile. Udo
Re: Attention All Igbo Travellers by dollydolly(f): 9:50pm On Dec 18, 2012
imotondo: Oga akpotu n'Abagana on 28th and 29th Dec.....Iro Aro Abagana.
Nna i bu onye Abagana? Mu onwe m bu onye Ifitedunu mana m ga ano dia lyf!!
Re: Attention All Igbo Travellers by RealMccoy2(m): 10:02pm On Dec 18, 2012
I he neme nke anyi na ala nde ocha dis year.....Ndigbo kwenu!!!
Re: Attention All Igbo Travellers by komek(m): 11:56pm On Dec 18, 2012
Hw I wish I can write a readable Igbo language , I wud have been happy. Iam from delta but my mum is from Nnewi. I L♥√ع Igbos. I will be at Nnewi 30th. Ya diri unu nma o.
Re: Attention All Igbo Travellers by duke4ever: 12:49am On Dec 19, 2012
o.obim:
Igbo ndi oma,mma mma nu o! Agam emepe ulo m na 28th.Akabo di na Osumenyi,Nnewi south LGA.Achoyim idezu afam n'ebe a.Nnukwu oriri ga adi.Chukwu agozika m na aho a
Osumenyi kwenu!
Enyi!
Osumenyi!
Enyi!
Osumenyi kwezuo nu oo!!!
Enyi ukwu ooo!!!

Kwanna Ekelem.
Abu kwam onye Osumenyi. A gam atu down na Akabo.
Re: Attention All Igbo Travellers by NRIPRIEST(m): 12:58am On Dec 19, 2012
Umu Igbo ndi m ji eme ife silike asim ka Ana-Nri chebe unu bu ndi na akwado ina uno,nye unu ije oma,anuli ma wepulu unu ajo mmuo na ajo mmadu.
Ehe Ify,isi na ndi nna gi ochie na akwado ichi gi "Iyom" ?? Obi anuli juputeem maka na "Igba Odu" is a noble and a prestigious chieftaincy title which the ancient Nri introduce....obulu na igbusia di odu seta pix the Odu\Ivory ka ayi kilie...Igba odu bu nnukwu echichi na ana Onicha...Ama m na obu na Onicha ka aga emie ebe obu na di gi aburo onye Onicha...Ani Nri chebe gi na ezi na uno gi!
Re: Attention All Igbo Travellers by NRIPRIEST(m): 1:01am On Dec 19, 2012
duke4ever: Osumenyi kwenu!
Enyi!
Osumenyi!
Enyi!
Osumenyi kwezuo nu oo!!!
Enyi ukwu ooo!!!

Kwanna Ekelem.
Abu kwam onye Osumenyi. A gam atu down na Akabo.

Osumenyi freedom socia club kwenu....Chai I miss Osili nwa mama....Nwanne,Osumenyi sokwa na ndi OKANGA!

(1) (2) (3) (4) (Reply)

Oluyin Of Iyin-Ekiti, Oba Ademola Ajakaiye Is Dead / Africa Style Living Rooms / Criminals Building Camps In Edo Forests — Oba Of Benin

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 28
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.