Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,143,290 members, 7,780,675 topics. Date: Thursday, 28 March 2024 at 07:18 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (407) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (466457 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (404) (405) (406) (407) (408) (409) (410) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:52pm On Nov 14, 2007
ifyalways:

bia bia presiod i hope na o burokwa gi na anu nkechi oooo?nke a i na e quote si ka i so anyi ga school sef?hmmmmn a nakwam anu isi oke here.buko dear me juta ya ma o mara ebe oby m noo.o kwakwara gi otu anyi si eti ya ife na class?shes so scared of utari then and then i always dere aha in the names of noise makers though she doesnt talk. grin nkechi,hahahhahhaa quite a handful.pres onye nkem ooooooooooooooo cool
obu muwa ka i na akpo Presiod, ify in short ikpari go m.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 7:24pm On Nov 14, 2007
Igbo ndewo nu.Ma ndi ofu ma ndi ochie,ma ndi otu m gara AWOL. smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 7:28pm On Nov 14, 2007
Igbo ndewo nu.Ma ndi ofu ma ndi ochie,ma ndi otu m gara AWOL. smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:42pm On Nov 14, 2007
Tasi! romanus achola gi ka nga ana acho ube mpere.
ndewo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:24pm On Nov 14, 2007
tasiannnnnnnnnnnnaaaaaaaaaaaaaaaa nke m!!!! onye ka m na afu ebea? pinching myself to know if it's a dream grin grin grin grin grin grin,

presido na Ifytanus hahaha kedu ihe unu abuo reachiri na agreement?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:14pm On Nov 14, 2007
h
romeo:

presido na Ifytanus hahaha kedu ihe unu abuo reachiri na agreement?
romanus nkea ahu agbasaghi gi inugo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:42pm On Nov 14, 2007
hmmmmm!!!!!!!!!!!!!!!!!!
oooooooooooooooooooooooooooooooooh ma oburukwa train

anyways, ify's in the house, oooops i meant nnenne

presido how now

monshe monshe so i bu fake? tufiakwa. akpi gbakwa onye kwuru ihe nke ahu, monshe were sense of humour nu embarassed embarassed grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:48pm On Nov 14, 2007
b4 ma laba, the clue bu na unu aman hu mu na ify na forumaaa together. buhahahahahahaaha
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by CHIMSKY(m): 1:13am On Nov 15, 2007
CHIMA NWANKWO:AJALLI,ORUMBA NORTH LGA,ANAMBRA STATE.

IGBO KWENU
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:16am On Nov 15, 2007
Now this is pure adult content if ur 18 and above dont even click on this link. Presido can u hear me. angry

I bet that concerns y'all, so no one should click on this link.


https://www.youtube.com/watch?v=BvY44cn_Bf0
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:18am On Nov 15, 2007
Now if u clicked on that link say Ayo. Ihuna osugbu unu na forum ahh amuona ihe ojuo, especially nwa ahu ana akpo Presido na Fake.  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:13am On Nov 15, 2007
nnenneigbo:

hmmmmm!!!!!!!!!!!!!!!!!!
oooooooooooooooooooooooooooooooooh ma oburukwa train

anyways, ify's in the house, oooops i meant nnenne

presido how now

monshe monshe so i bu fake? tufiakwa. akpi gbakwa onye kwuru ihe nke ahu, monshe were sense of humour nu embarassed embarassed grin grin grin

bia Ifyigbo, akpi gbakwa gi na ike nsi cool cool cool cool cool

hahahhahahahha fake enweghi sense of humour (Ifytanus nekwa ka nnenne na eme fake insult in the public of igwe mmadu)

umuigbo nile ekene kwa m unu nile
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chanty: 11:30am On Nov 15, 2007
umu igbo anyi abola chi
ekenelem chineke ka osi nye anyi ndu na ubochi nke ta
umu igbo onwere ofu okpala igbo batara ofu osi na aha ya bu chimsky
unu ga agwa ya ife anyi na eri na ife anyi na an'wu
nna kedu ka imere
ana eme kwa
kedu ebe ino kita


nnenneigbo
ada oma ibola chi kedu kidi
ejim aka na ahu di gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 12:26pm On Nov 15, 2007
chanty:
echelon kedu ka imere
inasi nmadu deeje i bu onye ndee

Onye Igbo anambra kpom kwem
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by collins011(m): 2:09pm On Nov 15, 2007
Umunnem Ndewoonuuuooo!

Afam bu Igwe Ndukwe, abum onye Item na Bende LGA di na Abia State

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! oooooooooo

Ka ichiri otu obi biri
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by feilong1(m): 2:44pm On Nov 15, 2007
Amu na Agbaji Ukwu 1 na Bar Beach, akam di na enu o!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by feilong1(m): 2:51pm On Nov 15, 2007
@ifyalways

Ify nwa, ka ki ime, nya obu ginwa bu nwa agbogho nna ala kwa abani kwa abani? kedu onye kuziri ka esi api ihe onyoo onyoo bu igwe computer? ihukwam nu, okwa iga ano na abali a? nne ima na itoka, chere kwam na beachg anam abia nu ugbede tata
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chanty: 3:10pm On Nov 15, 2007
mazi colli
isi ka ibia
nno nnaa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:26pm On Nov 15, 2007
kedu onye noo ebea? chanty moore kedu ije?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 3:28pm On Nov 15, 2007
umu igbo ekele m unuuuu ooooooooooooooooooo

Biko emerem obere travel.

@everybody in the house, chanty my sister how far.
ifyalways,perisdo,kenmentor,tosh,ikomi,madu nile biko ekelem ozukwa.
how is everything. i have been away from the office for a while now. hope things are moving well for all of us?
this xmas is going to be good to us all. for those that will travel, i wish you all a safer journey to your homes.

happy xmas in advance to all. God bless us all, Amen.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:30pm On Nov 15, 2007
amen
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by feilong1(m): 3:44pm On Nov 15, 2007
ebe a ada enweta oku, unu ncha amaro asu igbo, ihe unu na asu bu ingili igbo, mua ga esi ebe pua kam mara ma mga afu agbogho mga agbaji ukwu na ebe ozo, ka odi nu umu ingili igbo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:01pm On Nov 15, 2007
Bia nnenne kedu kwa nu odika mkpari i na akpari fake ebea. Awurum wu ify mara gi luchaa ogu na abalia e!!!
Collins ndewoo odika owu gi ga enwe egwu ndi ohafia(OWD) ncho ga since asi.
@fesse
onye ije ndewoo izuta kwara ihe ahia(kpof-kpof ma obu Okpa nsukka).
Umuigbo tuturu nu ekele.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:15pm On Nov 15, 2007
presido onye ji ihe nwata welie aka ya elu,mgbe aka jiri ya o MUST wetula d hand i nula.

hmmmn ihe megakwa here.nnenne baby,a hurum na pres e mela gi d thing nga ojoo nke i chefuziri aha gi.papa pres,hahaha agadi nwoke anaghi adi too old for egwu o ma agba   wink

nwoke bar beach be careful kwa.i chowala iraputam?mu na gi a na hu na  abali for what?aka m di kwa ocha doooooooo

romanus gini gbasara gi na okwu mu na pres?onu ogologo in action,ibe gi ha na enwe valuable and useful ogologo things nke gi aburu onu oglogo.too bad !

ikomi,darfur,ken,otele,akara,chanty,jenny,GC,echelon e kelem unu niile.

fesse nooo.i hope na i zutara m okpa nsukka?ya gazie !i did miss you.

chimsky ndeewo.biko i bu nwanne chidinma?ya gazie.

collins nwanne oma ndeewo.ole otu i mere?udo di i nula !

toshman hmmmmn o dikwa egwu.o buzikwa exam ohu oooooo?ma e jiri ujo kwekwa.

fake nke naani m,onye kara aka ka i bu.dimkpa 24/7.nwoke ike,possessor of magic fingers,oma eme m d thing,all for you my obi  kiss  kiss  kiss  kiss  kiss

igbo bu igbo ya gazie.nke onye na eme excluding ndi no na elu something ya gazie !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:29pm On Nov 15, 2007
ifyalways:

presido onye ji ihe nwata welie aka ya elu,mgbe aka jiri ya o MUST wetula d hand i nula.
ok ngwanu chewe esi aka jiri mu. Nki babe si na oby wu your best friend ma awuru na ibu ifeoma mgbenile.
Osi nmu jioo gi ma ify nke gi obu nke surname mu ya bu okeke.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:36pm On Nov 15, 2007
hahhhahha mbanu onye nke ahu bu okeke damba.ok lekwa ihe o ga eji echeta very well.gwa ya si na obu ify nke na ekpe ekpere too much,nke naani ya lere history na waec,nke ndi nkuzi like too much,nke na ejide teachers attendance to class,nke na ede afa nid nkpotu.i jughi ya ma o mara ebe oby m nooo?infact,gwa ya si ify pentcoastal chapel.o kwesiri i ma ma o buru kwa ya.juo ya ma o hutula chidinma di ocha na ekpu ugogbe anya(her locker and nkechis own were quite close)ok kwa ya si na o bu ify ya na kenechi bu neighbour after oby gara na front seat.hmmmmmn echetakwalam many things.ify no na azu eme nnkpotu too.hahahahahahaaaa otele mu na ekwurekwu sha tongue lol

pres dalu so.mu na gi adika.a maghim otu ga esi a kwughachi gi sha?aka m na ukwu m d tied grin anyway o ihe nwanne na e mere ibe ya. wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:50pm On Nov 15, 2007
ifyalways:

pres dalu so.mu na gi adika.a maghim otu ga esi a kwughachi gi sha?aka m na ukwu m d tied grin anyway o ihe nwanne na e mere ibe ya. wink
Make we take knife(UTC CHOP KNIFE) cut the tie now, asi na obu waya ka ejiri kee de thing we go use onyeike(axe) peya epepe.
Chei ify megharia ahu now. Beleive me onweghi onye ga ama nu. even ihea m'ede ebea dem no go see am. E kpuchi go m ha nile anya with some metaphysical power my ground papa nyere m b4 ya anwu. lol.
Ndi nkea ikwuru now nga aju ya ma ya lota oru in the next 30 mins.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:58pm On Nov 15, 2007
pres kwam eziokwu,o bu gi na alu nkechi?i dikwa lucky ma o buru gi.o di quiet right from yime,o bughi ndi otu m ndi radicals from belle. wink

ok juo ya ma o nata oru sha.i nwekwara ike juo ya maa o chefuola mrs okpara na iwenofu.hahahahahahahah juo ya maka nsolibe,nwanyi physiscs,pres i hu ukwu this nwanyi, o di too much,mgbe o bula anyi gara na lab uche m na adi na d ukwu instead of physiscs grin cheesy ;

em em adi m sori mana e nweghi otu e ga esi ato agbu jim.d agbu kere m bad.o jim aka abuo ukwu abuo.ngwa nu i ga manage otu ara? lol ma mara ma o were ota m ga esi a naputa oga dat one sendra gi wink dalu so.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 5:59pm On Nov 15, 2007
kedu nu. I hope unu megakwa ofuma. Threadia n'ebuzi ka osisi iroko.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:04pm On Nov 15, 2007
G for ghetto
C for chick

hahahahahaha ada oma wellucome ma o buru nnem ochie.yes the thread na achu iroko na oso sef.ya gaziere gi too.


igbo bu igbo oge i kwado nri abali na ha eru.nke onye na eme as usual ya jisie ike.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:12pm On Nov 15, 2007
ifyalways:

mgbe o bula anyi gara na lab uche m na adi na d ukwu instead of physiscs grin cheesy ;
eh kwa, obu kwa nwanyi ibegi ka owu. Egwu dizi kwe mu now.
ifyalways:

em em adi m sori mana e nweghi otu e ga esi ato agbu jim.d agbu kere m bad.o jim aka abuo ukwu abuo.ngwa nu i ga manage otu ara? lol ma mara ma o were ota m ga esi a naputa oga that one sendra gi wink dalu so.
I'he uncle romeo gwara gi agighi aka na ukwu eme ya. Ka ogbu nyere gi mask?
ghettochyk:

kedu nu. I hope unu megakwa ofuma. Threadia n'ebuzi ka osisi iroko.
GC ndewoo anyi na eme ofuma o kwa idi mma.
ifyalways:

igbo bu igbo oge i kwado nri abali na ha eru.nke onye na eme as usual ya jisie ike.
I na aga kwa isi ofe suru kwa andrews maka ndi afo ga asa ma ha ri cha nri ojo gi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:17pm On Nov 15, 2007
hahahahah pres jukwa ya biko.am too chineked for what you are thinking buko.i just do look at her and kele aka oru jehova .finish.

a huru m na likeri nri m.hahahahahaha agala worry,m ka akwadoro gi ejule na garri a.k.a regaining power for ndi kwara iko na abali but pres you are not answering something,o bu gi na alu nkechi?haahahahahhah mbe ojoo.lolanyway kele m ya inu.

umu igbo ka chi foo nu.anyi ga ahu echi. cool

(1) (2) (3) ... (404) (405) (406) (407) (408) (409) (410) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.