Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,290 members, 7,807,984 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 01:21 AM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (2) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21811 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 9:25am On Jan 22, 2015
egift:


Ekwensu, ibu onye asi. Buhari ga akwado Ndigbo ofuma.

Mechie eze ule i ebea

Iburo onye igbo
Ewu
Onukwu
Onye ala

13 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Fourcade(m): 9:25am On Jan 22, 2015
Amu atogbugom grin

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 9:31am On Jan 22, 2015
kestolove95:
I can't read igbo...al I can sae is sai buhari

grin. Townhall meeting going on.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:36am On Jan 22, 2015
[s]
egift:
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.

Sai Buhari.
[/s]
Kama Buhari ga achi Nigeria si kewa obodo Nigeria.

19 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 9:41am On Jan 22, 2015
honourhim:


Dika election anyi si aga n'ubochi taa, echeghi m na o ga acho imegide anyi ozo maka i nwe mmeri na mgbe ozokwa a ga atu vote.
Nwokem ba ulo, Buhari bu ishi anyi achoro onye ga akpuchiye anyi azu.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 9:42am On Jan 22, 2015
FKO81:
[s][/s]
Kama Buhari ga achi Nigeria si kewa obodo Nigeria.

Ichoro ya, i gwawaa door! I were ike ibanye Atlantic Ocean grin grin grin

Nani Buhari ka anyi choro - Sai Buhari grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 9:44am On Jan 22, 2015
BrokenTV:
Nwokem ba ulo, Buhari bu ishi anyi achoro onye ga akpuchiye anyi azu.

Anyi achoro zi onye ori si na ulo anumanu. Nwa mba mmiri ga ala. Nani Buhari ka Nigeria choro na ubochi Valentine.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:46am On Jan 22, 2015
[s]
egift:


Ekwensu, ibu onye asi. Buhari ga akwado Ndigbo ofuma.
[/s]
Enwere uche, Ihere gi na eme mu

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OdenigboAroli(m): 9:52am On Jan 22, 2015
asadike:
Odenigbo,buddahmonk, babyosisi,ak47mann,arysexy, na umu igbo juru nairaland, bia nu suo igbo, tinye kenu onu na okwu a.

Nwada,deme.
Obulu na APC weputalu onye ugwu gulu Mahadum okwe na ekwu mana obu itibolibo bu muhanmadu ka ndia choo ikwanyelu ayi....Olisa ekwekwana.

Nke ozo di ka nwannie,ndi ofe nmanu choo iji buhari wee zota oche...Fa ma na onwero ife dia nisi mana fa choo ijie wee banye aso rock....ndi ofe bu oso chi egbu....tufia

8 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 9:57am On Jan 22, 2015
egift:
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.

Sai Buhari.


SHAME TO NONENTITY SHAME TO YOU BASTARD , KEEP TRYING .YOU DO NOT MAKE A SINGLE SENSE . KILL YOUR SELF. I SPEAK YOURS

BUT YOU ARE UNABLE TO COMPREHEND MINE'S KEEP STRUGGLING ,.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 9:59am On Jan 22, 2015
Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 10:02am On Jan 22, 2015
M17:
SHAME TO NONENTITY SHAME TO YOU BASTARD , KEEP TRYING .YOU DO NOT MAKE A SINGLE SENSE . KILL YOUR SELF. I SPEAK YOURS

BUT YOU ARE UNABLE TO COMPREHEND MINE'S KEEP STRUGGLING ,.

Nwoke, ara agbawa gi oooo grin grin grin grin grin

Kwado Buhari maka odi ma gi. Jonathan ga ezu ego Nigeria.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:06am On Jan 22, 2015
egift:


Ochoro ya, i gwawaa door! I were ike ibanye Atlantic Ocean grin grin grin

Nani Buhari ka anyi choro - Sai Buhari grin
ogini nwa na ASUU sef? Idi kwa sure ibu onye igbo?

11 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:06am On Jan 22, 2015
[quote author=egift post=30020602]

Ochoro ya, i gwawaa door! I were ike ibanye Atlantic Ocean grin grin grin

Nani Buhari ka anyi choro - Sai Buhari grin[/quot


YOU DON T EVEN WRITE SENSE ,YOU ARE IN CAPABLE ,BUT KEEP LOOKING AT IGBO DICTIONARY IT STILL WILL NOT HELP YOU NEMATODE

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Algebra12: 10:08am On Jan 22, 2015
Agbaa mbu, otuo n'ogwe, agbaa abuo otuo n'ogwe, O putara na so nani ogwe ka apiara aku?

Ndi be anyi, onye na-amaghi ebe mmiri si mawa ya, agaghi ama ebe okwusiri.

Yabu, Ka anyi saa anya mmiri. Ihe oga emedi anyi ugboro ole tupu anyi amara ihe??

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 10:10am On Jan 22, 2015
ANAMBRA11:
ogini nwa na ASUU sef? Idi kwa sure ibu onye igbo?

Ibia my hood na 042 anyi hazie ife. Na Valentine nka - Nani Buhari ka Nigeria nine ga akwado.

Anyi achoro onye ori si mba mmiri.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:16am On Jan 22, 2015
Achogi m ya. Hana turu ajo nmuo vote maka gini mere?

Unu tuoro Jonathan vote unu, buhari afighi ndigbo naya. Shikom

7 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Algebra12: 10:17am On Jan 22, 2015
egift:


Ibia my hood na 042 anyi hazie ife. Na Valentine nka - Nani Buhari ka Nigeria nine ga akwado.

Anyi achoro onye ori si mba mmiri.

O buru na Ichoro igwa onwe gi eziokwu, I ga achoputa na asi I kporo nwa amadi mba mmiri ahu enweghi basis.

I nwere ike igwam ihe mere ojiri buru onye ugwu ahu ka ichere bu d best thing meerela obodo Niajiriya??

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by AlfaSeltzer(m): 10:19am On Jan 22, 2015
reezee:

according to google translator
Umunnem please if you want to compare Buhari your vote please specify and provide here. What you write here is achorom. Thanks much umunnem.O if you want it, you should write is not for me. Application writers deliver world heard his insults

Hehehe. cheesy

I'm having fun copying and pasting the posts here into google translator.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:20am On Jan 22, 2015
egift:


Ibia my hood na 042 anyi hazie ife. Na Valentine nka - Nani Buhari ka Nigeria nine ga akwado.

Anyi achoro onye ori si mba mmiri.



MAGGOT / IKPURU .



OKU GBAGBUKWA GI NA NDI UGWU. PERIOD ,



MMIRI RIKWAA GI NA BUHARI . KA MKPURU OBI GI NA BUHARI ZURU IKE NA NDOKWA . cool cool coolAMIN

4 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:24am On Jan 22, 2015
kay1one:
Ke onye bu buhari? Biko gej (ebele) ruo 2019!
GEJ can't win.. Instead Nigeria will divide and if he wins , Its by rigging and that's the worst corruption any country can face ,so we the good people of our country and good persons will Vote GMB into power.. All Igbos should arise for Buhari ,I don't mean the sentimental ones or the ones that love corruption and bad leadership!

3 Likes 2 Shares

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Fire15: 10:24am On Jan 22, 2015
DeviIhimself:
Buhari bu ogbu mmadu
Apc bu ndi bokoharam
Tinubu bu nkita ara
Osibanjo bu akalogheli
Elrufai bu akakpo(akanri)
Obasanjo bu enwe (monkey)




Gej ruo afo 2019
Olooshi olori buruku, omo ajeokuta ma mumi.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:24am On Jan 22, 2015
DeviIhimself:
Buhari bu ogbu mmadu
Apc bu ndi bokoharam
Tinubu bu nkita ara
Osibanjo bu akalogheli
Elrufai bu akakpo(akanri)
Obasanjo bu enwe (monkey)




Gej ruo afo 2019
Nna ezibote iwe di gi na ahu i choro iji ochi we gbuo mu ebe, a muka tara mu amu ebea afo mu choo igbawa.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:25am On Jan 22, 2015
M17:




MAGGOT / IKPURU .



OKU GBAGBUKWA GI NA NDI UGWU. PERIOD ,



MMIRI RIKWAA GI NA BUHARI . KA MKPURU OBI GI NA BUHARI ZURU IKE NA NDOKWA . cool cool coolAMIN
your hatred for buhari does not change the fact that he is better than GEJ and will make Nigeria better.. Who doesn't know Buhari for his strict observance of the law
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by baybeeboi: 10:26am On Jan 22, 2015
DeviIhimself:
Buhari bu ogbu mmadu
Apc bu ndi bokoharam
Tinubu bu nkita ara
Osibanjo bu akalogheli
Elrufai bu akakpo(akanri)
Obasanjo bu enwe (monkey)




Gej ruo afo 2019
Imeeeee!!!

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:31am On Jan 22, 2015
egift:


Ichoro ya, i gwawaa door! I were ike ibanye Atlantic Ocean grin grin grin

Nani Buhari ka anyi choro - Sai Buhari grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:31am On Jan 22, 2015
egift:


Ichoro ya, i gwawaa door! I were ike ibanye Atlantic Ocean grin grin grin

Nani Buhari ka anyi choro - Sai Buhari grin
pathetic igbo
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:32am On Jan 22, 2015
ccollins:
your hatred for buhari does not change the fact that he is better than GEJ and will make Nigeria better.. Who doesn't know Buhari for his strict observance of the law


BACKWARD NEVER FORWARD EVER WE MARCH TO CRUSH TERRORISM AND TRIBALISM .


I SWEAR BUHARI CAN NOT RULE NIGERIA IN HIS LIFE TIME .



YOU AND HIM WILL CRY AGAIN . HE IS A THIEF BUT HE CLAIMED TO BE INNOCENT . cool

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:33am On Jan 22, 2015
egift:


Anyi achoro zi onye ori si na ulo anumanu. Nwa mba mmiri ga ala. Nani Buhari ka Nigeria choro na ubochi Valentine.
I bu nnukwu ofeke, jie obodo gi ga gba afa maka ihe na eme gi agbara aka, ogwu Buhari turu gi agaghi atum. A ma na site na obi na igara atunyere ya ka ma o bu ego ha na etinyere na ulo oba ego tihere gi anya.

7 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 10:33am On Jan 22, 2015
egift:
Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.

Biko wepu photo anofia bu Buhari na eba, amam you want to invite ndi ofe manu to like your post. Ewu awusa

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:36am On Jan 22, 2015
M17:



BACKWARD NEVER FORWARD EVER WE MARCH TO CRUSH TERRORISM AND TRIBALISM .


I SWEAR BUHARI CAN NOT RULE NIGERIA IN HIS LIFE TIME .



YOU AND HIM WILL CRY AGAIN . HE IS A THIEF BUT HE CLAIMED TO BE INNOCENT . cool
you are too ignorant.. If those who worked with buhari could vouch for him being innocent.. Then your statement is as good as being baseless

1 Like 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by KwoiZabo(m): 10:37am On Jan 22, 2015
egift:
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.



Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.
Choi. Ewu atamu igu n'isi
Obu onye Igbo na ekwu ife a
Ima na ndia achotabeghi akwukwo onye ndu ha, ha na ebighi ri aka
Ha si na ha ga ewepu aka azt na obodo mana unu amaghi na aka azu di ndi ugwu na obara.

2 Likes

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)

M-NET FINALLY LAUNCHES AFRICA MAGIC IGBO / Saadu Haliru: Emir Of Lafiagi Is Dead / Incredible MAN Of Africa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 36
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.