Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,143,337 members, 7,780,882 topics. Date: Friday, 29 March 2024 at 02:22 AM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (13) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21654 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 8:19am On Jan 24, 2015
Juliaann:
Stop disturbing me plsss

sori nw.....i didnt read d thread bfor quotin u.....am following...so ur comments and ur quotes always show here....pele mabinu(dnt be annoyed)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by dunkem21(m): 8:31am On Jan 24, 2015
Juliaann:
Oh lawd am just seeing this nowsmiley


mana Obu GEJ kam game atunyere o!

Ehee. Ka m sikwanu. Oh, I bu nwa afo Igbo eji mmiri ara zuo nke oma.

Ndewo, Apunanwu.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by princepee: 4:41pm On Jan 24, 2015
Eeehn muwa bu nwa eze na ekwu si na obu kwa Gej kam ga enye vote m.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 8:42pm On Jan 24, 2015
GentleMimi:

Nwanne, ekene'm. Ele nke na'eme na dis place?
Obukwa soso onye apari bu onye na'agaghi ama na GEJ bu isi okwu. Buhari di ka onye ga'anwu ta na echi.

Sai Buhari
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by luvinhubby(m): 11:24pm On Jan 24, 2015
Lagunna:


Sai Buhari
Aboki, si na ebe a puo kitaa.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 5:20pm On Jan 26, 2015
Eziokwu ka I Kwu.
chimkaire:
Omere eme!!! cool

Ndi ofe mmanu (sabo) choro Buhari nwuo na ochichi ka ha nochie ozokwa undecided tongue cheesy

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 5:22pm On Jan 26, 2015
Sai GEJ!!!!!!
honourhim:
Umunnem biko o buru na i choro itunyere Buhari vote gi biko dee ya na igbo ebea. Ihe i ga ede n'ebe a bu achorom ya. Daalu kwanu umunnem.

O buru na i choghi ya, ihe i ga ede bu achoghi m ya. Ngwa dee wa zie nu ooo
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ifyalways(f): 9:04am On Jan 27, 2015
O nwero ife ga-eme ka Ify, ezinaulo Ify, ndi oyi na oru Ify, ndi Ikwu na ibe Ify tunyere Buhari.

angry

Ify juru Buharu/Buhalu/Buhari kpom kwem dika aru/alu.

GEJ ka anyi ga-eso

1 Like

(1) (2) (3) ... (10) (11) (12) (13) (Reply)

Emir Sanusi Cries As He Recounts How A Sick Baby Died In His Mom's Arms Over $5 / Orji Uzor Kalu Visits Ooni Of Ife In His Palace (Photos) / Hananya Naftali Shares Eri Festival Moments Online

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 11
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.