Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,486 members, 7,808,775 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 04:44 PM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (3) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21820 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by luvinhubby(m): 10:38am On Jan 22, 2015
nzeadachie:
EKWETAGHI M NA OBU ONYE IGBO TURU IME GI, JUO NNE GI ONYE BU NNA GI MA O BURU NA O GA EKWE GWA GI, ONWERE IKE O BURU NDI UGWU BIARA IGO IRON BED NA ULO UNU TURU IME GI
Nwoke m ogini? Were nwayoo n'Igbo nine bu ofu, kama onye ekweghi anyi ekwetara ya.
Obu GEJ ka m ga atunyere, maka n'ozu sibe isi, ezi oyi ka nwanne agbaa oso.

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:40am On Jan 22, 2015
Fire15:

Olooshi olori buruku, omo ajeokuta ma mumi.
Please this is town hall meeting we don't want intruders or you will be shot.

10 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by KwoiZabo(m): 10:42am On Jan 22, 2015
ccollins:
you are too ignorant.. If those who worked with buhari could vouch for him being innocent.. Then your statement is as good as being baseless
ccollins:
you are too ignorant.. If those who worked with buhari could vouch for him being innocent.. Then your statement is as good as being baseless
M17:



BACKWARD NEVER FORWARD EVER WE MARCH TO CRUSH TERRORISM AND TRIBALISM .


I SWEAR BUHARI CAN NOT RULE NIGERIA IN HIS LIFE TIME .



YOU AND HIM WILL CRY AGAIN . HE IS A THIEF BUT HE CLAIMED TO BE INNOCENT . cool
ccollins:
your hatred for buhari does not change the fact that he is better than GEJ and will make Nigeria better.. Who doesn't know Buhari for his strict observance of the law
ccollins:
your hatred for buhari does not change the fact that he is better than GEJ and will make Nigeria better.. Who doesn't know Buhari for his strict observance of the law

Bia kedu onye kpobatara, efulefu ndi a ebea?

Anyi na asu asusu anyi ha na asuru anyi bekee

oburu na unu amaghi a su asusu anyi, zuzu puo ni ebea ozigbo ozigbo.

Akataogheri gasi, unu na adi isi ka Osibanjo

Ifuro afa ha Osibanjo, Obasanjo, njo njo. Adeniyi Olaniyi, ilaniyi ilaniyi.

Otu osina di, kam zaa onye a kporo onwe ya ccollins.
@ccollins Onye nzuzu ka ibu, Buhari na edebe ihe edere na iwu, owee banye Army na ewetazughi akwukwo.
Imaghi na aka azu di ndia na obara. Amurum na ugwu awusa, mbie abeahu afo iri abuo na iteghete. Ndia enweghi isi na mmadu.

13 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:44am On Jan 22, 2015
ccollins:
your hatred for buhari does not change the fact that he is better than GEJ and will make Nigeria better.. Who doesn't know Buhari for his strict observance of the law
Please this meeting is for Igbo's, we don't want any one to come and derail this thread.

7 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 10:45am On Jan 22, 2015
Biko ka ma nwoke ugwu ga achi kwa ozo, ka nwere n'oge tinye isi na congo. Maka onwere ike kwado ro ndi boko haram igbu ndi igbo na ala igbo maka na ha nwere anya ufu ebe umu igbo no. Bikonu odi na nma mu na umu nnem ndi igbo ka n choro

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:45am On Jan 22, 2015
KwoiZabo:

Bia kedu onye kpobatara, efulefu ndi ebea?

Ani na asu asusu anyi ha na asuru anyi bekee

oburu na unu amaghi a su asusu anyi, zuzu puo ni ebea ozigbo ozigbo.

Akataogheri gasi unu na adi isi ka Osibanjo

Ifuro afa ha Osibanjo, Obasanjo, njo njo. Adeniyi Olaniyi, ilaniyi ilaniyi.
I am a full-blooded ibo boy and Buhari is my candidate.. We stand on progress and reasoning and not on useless sentiments.. My friend , GO and DIE.. Onye gwa gi adi mma su igbo..

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:47am On Jan 22, 2015
ccollins:
you are too ignorant.. If those who worked with buhari could vouch for him being innocent.. Then your statement is as good as being baseless


UNA NO DEY LEARN . THIS GUY BUHARI HELP KILLED INNOCENT CHRISTIAN'S



HE KILLED MY BRETHREN'S '


HE BURNED MILLION'S OF GOODS WORTH BILLION'S OF NAIRA THAT BELONGED TO POOR TRADERS


HE STARVED CHILDREN AND RENDER MILLIONS HOMELESS ASK FELA ,

NA DE BURN BURN NA HIM DEY SWEET DEM PASS OYAA OO OO OO BURN BURN OYA .



BUHARI'S HISTORY IS FULL OF HORROR AND NIGHT MARE .



KAMPKURU OBI BUHARI KAMKPURU OBI NDI NILE NA EKWERE NU GALA AGA .


SITE NA OKU MMUO KA EKWENSU PIAA YA UTARI . TUO YA AGBUU OTURU LUCIFA . grin grin ;DAMIN

8 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:48am On Jan 22, 2015
BrokenTV:

Please this meeting is for Igbo's, we don't want any one to come and derail this thread.
I smell hipocrisy here the ibos never had a one mind and let me tell you that a small faction, group cannot not stand for the genarality of IBos.. We are acephalous in nature and so every sane ibo man has a right to choose whatsoever leader he/she wants or feels will better the situation of nig as a country generally
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:49am On Jan 22, 2015
ccollins:
I am a full-blooded ibo boy and Buhari is my candidate.. We stand on progress and reasoning and not on useless sentiments.. My friend , GO and DIE.. Onye gwa gi adi mma su igbo..
Ngwa debe ihe ichoro ide n' Igbo akpo bataranyi anyi ndi ugwu na ndi ofe ebea.

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by KwoiZabo(m): 10:50am On Jan 22, 2015
Agan agbanwe afan ka oghoro Goodluck.

Maka na onye isi ala anyi bu anye ihe na agara nke oma

Oga achi obodo anyi rue afo 2019

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by luvinhubby(m): 10:50am On Jan 22, 2015
BrokenTV:

Please this is town hall meeting we don't want intruders or you will be shot.
Nwanne mmadu dalu, were nwayo gwa ba ndi a ga ha nye anyi efe n'ebe a.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:51am On Jan 22, 2015
ccollins:
you are too ignorant.. If those who worked with buhari could vouch for him being innocent.. Then your statement is as good as being baseless


UNA NO DEY LEARN . THIS GUY BUHARI HELP KILLED INNOCENT CHRISTIAN'S



HE KILLED MY BRETHREN'S '


HE BURNED MILLION'S OF GOODS WORTH BILLION'S OF NAIRA THAT BELONGED TO POOR TRADERS


HE STARVED CHILDREN AND RENDER MILLIONS HOMELESS ASK FELA ,

NA DE BURN BURN NA HIM DEY SWEET DEM PASS OYAA OO OO OO BURN BURN OYA .



BUHARI'S HISTORY IS FULL OF HORROR AND NIGHT MARE .



KAMPKURU OBI BUHARI KAMKPURU OBI NDI NILE NA EKWERE NU GALA AGA .


SITE NA OKU MMUO KA EKWENSU PIAA YA UTARI . TUO YA AGBUU OTURU LUCIFA . grin grin ;DAMIN AND AMIN

2 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:52am On Jan 22, 2015
M17:



UNA NO DEY LEARN . THIS GUY BUHARI HELP KILLED INNOCENT CHRISTIAN'S



HE KILLED MY BRETHREN'S '


HE BURNED MILLION'S OF GOODS WORTH BILLION'S OF NAIRA THAT BELONGED TO POOR TRADERS


HE STARVED CHILDREN AND RENDER MILLIONS HOMELESS ASK FELA ,

NA DE BURN BURN NA HIM DEY SWEET DEM PASS OYAA OO OO OO BURN BURN OYA .



BUHARI'S HISTORY IS FULL OF HORROR AND NIGHT MARE .



KAMPKURU OBI BUHARI KAMKPURU OBI NDI NILE NA EKWERE NU GALA AGA .


SITE NA OKU MMUO KA EKWENSU PIAA YA UTARI . TUO YA AGBUU OTURU LUCIFA . grin grin ;DAMIN
Stop showing your illiteracy here.. Go and read and research very well on buhari history properly before you spew rubbish.. GMB our peoples general is a man of intergrity and very law abiding, has zero-tolerance for corruption and indiscipline and that's how advance countries progress and work.. Strict adherence to laws and discipline. I think there is a thread on full documentation of Buhari past and the coup of 1983, GO and read it

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Dreambeat: 10:52am On Jan 22, 2015
Buhari na atu asi.Ofuro Ndigbo nanya.Buhari agbajiro chalk. grin

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:53am On Jan 22, 2015
ccollins:
I smell hipocrisy here the ibos never had a one mind and let me tell you that a small faction, group cannot not stand for the genarality of IBos.. We are acephalous in nature and so every sane ibo man has a right to choose whatsoever leader he/she wants or feels will better the situation of nig as a country generally
O buru na ibu onye igbo na eziokwu i ga ama na Buhari enwere ohere na ala igbo na Igbo nile bu Jonathan.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by M17: 10:53am On Jan 22, 2015
ccollins:
Stop showing your illiteracy here.. Go and read and research very well on buhari history properly before you spew rubbish.. GMB our peoples general is a man of intergrity and very law abiding, has zero-tolerance for corruption and indiscipline and that's how advance countries progress and work.. Strict adherence to laws and discipline. I think there is a thread on full documentation of Buhari past and the coup of 1983, GO and read it


\ ILLITERACY ? REALLY

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:55am On Jan 22, 2015
luvinhubby:

Nwanne mmadu dalu, were nwayo gwa ba ndi a ga ha nye anyi efe n'ebe a.
Nna amara m ihe ha na acho ikpobatara anyi odachi ebea.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ccollins(m): 10:56am On Jan 22, 2015
BrokenTV:

O buru na ibu onye igbo na eziokwu i ga ama na Buhari enwere ohere na ala igbo na Igbo nile bu Jonathan.
Haha, am sure you are not wiser than Mbaka and also many ibos will not vote or they vote for Buhari.. I suspect the elections will be rigged if GEJ has high votes in south east
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 10:58am On Jan 22, 2015
ccollins:
Haha, am sure you are not wiser than Mbaka and also many ibos will not vote or they vote for Buhari.. I suspect the elections will be rigged if GEJ has high votes in south east
Nwokem chara mu n' uzo ka mu gafee.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Dreambeat: 11:00am On Jan 22, 2015
DeviIhimself:
Buhari bu ogbu mmadu
Apc bu ndi bokoharam
Tinubu bu nkita ara
Osibanjo bu akalogheli
Elrufai bu akakpo(akanri)
Obasanjo bu enwe (monkey)




Gej ruo afo 2019
grin grin grin grin

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 11:00am On Jan 22, 2015
KwoiZabo:

Bia kedu onye kpobatara, efulefu ndi ebea?

Ani na asu asusu anyi ha na asuru anyi bekee

oburu na unu amaghi a su asusu anyi, zuzu puo ni ebea ozigbo ozigbo.

Akataogheri gasi unu na adi isi ka Osibanjo

Ifuro afa ha Osibanjo, Obasanjo, njo njo. Adeniyi Olaniyi, ilaniyi ilaniyi.
Kedu ebe anuofia ana akpo Obiageli nor na nairaland (an impostor)
Come an tell umunna who is your father na ala Igbo.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by luvinhubby(m): 11:03am On Jan 22, 2015
ccollins:
I am a full-blooded ibo boy and Buhari is my candidate.. We stand on progress and reasoning and not on useless sentiments.. My friend , GO and DIE.. Onye gwa gi adi mma su igbo..
Iburu 'full-blooded', isuba Igbo ibe gi na asu hapu itinye oyibo ma ncha.
Onweghi onye si gi atunyerena buhari, mana, otutu n'ime anyi si na dika aturu n'ilu, nnunu anakpo okwa si na obu nke onye oriri nke ya ka oma.
Buhari enweghi uru obara ndi Igbo na oge gara aga, onweghi ihe eji na aka na oga abara anyi uru karia GEJ echi.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Dreambeat: 11:04am On Jan 22, 2015
ccollins:
I am a full-blooded ibo boy and Buhari is my candidate.. We stand on progress and reasoning and not on useless sentiments.. My friend , GO and DIE.. Onye gwa gi adi mma su igbo..
Cut and join Igbo.Thanx to Google Translator.

7 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Algebra12: 11:05am On Jan 22, 2015
ccollins:
I am a full-blooded ibo boy and Buhari is my candidate.. We stand on progress and reasoning and not on useless sentiments.. My friend , GO and DIE.. Onye gwa gi adi mma su igbo..

And so you have to speak you English to express dat to us??

Kedu ihe gbochirir gi ideputaya n'igbo ka anyi nuru?

Ndi osochiegbu! Wepukwa aka enwe n'ofe tupuu oghoo aka mmadu.

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by KwoiZabo(m): 11:09am On Jan 22, 2015
ccollins:
I am a full-blooded ibo boy and Buhari is my candidate.. We stand on progress and reasoning and not on useless sentiments.. My friend , GO and DIE.. Onye gwa gi adi mma su igbo..

cheesy cheesy Akataogheri ka ibu.
Ndi Ugwu chiri anyi afo iri ato na asato, Onweghi ihe anyi ga ejide aka naha mere.

Anyi choro odi mma obodo anyi na nke umu umu anyi ya ka anyi ji atunyere Goodluck akwukwo.

Ndi awusa ga odochigha anyi azu, oburu na ikweghi jee juo zik of Africa, Dr. Nnamdi Aziki-iwe.

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:10am On Jan 22, 2015
Onye obula kporo onwe ya nwa-afor igbo were lecha anya were tunyere onye ogbu mmadu ana akpo BUHARI akwukwo, kwesiri ka akpo banya na ime ajo ofia. Buhari ahuro ndi igbo na anya ma ncha ma ncha.


po

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:17am On Jan 22, 2015
FKO81:

Kedu ebe anuofia ana akpo Obiageli nor na nairaland (an impostor)
Come an tell umunna who is your father na ala Igbo.
O buro soso anuofia ahu ana akpo obiageli ka iga akpo, i chefugo nwata nwanyi onye ara ahu ana akpo berem a.k.a (O ji ike eme ogo)

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:18am On Jan 22, 2015
honourhim:


Dika election anyi si aga n'ubochi taa, echeghi m na o ga acho imegide anyi ozo maka i nwe mmeri na mgbe ozokwa a ga atu vote.

i mechi gwo okwu!

i he ne me anyi bu ndi igbo bu na anyi aghotayi na mme-mme politiks de ka egwuregwu nkita - onye dara ibe ya!

okoto umu igbo choro ka anyi tuyere goodluck akwokwo ozo ma na onweghi onye na ju si: nke anyi tuyere na mbu ke du ihe omere anyi?

uzo okwere anyi na nkwa na ya ga a ru - ole ebe ha di?

brigi onicha osiri na ya ga ru na afo mbu ya no ochi-ochi - ole ebe brigi di?

Onicha dock okwere anyi na nkwa - ole ebe odi??

okwa unu mara na GEJ bu onye ijaw! unu na ghogbu onwe unu si no bu onye nke anyi!

Agam atughere onye ugwu bu Buhari akwukwo maka na amam na oga agba mbo imeta ndi igbo mma ugbua!

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by iamrealdeji(m): 11:21am On Jan 22, 2015
All yall Igbo folks translating Igbo with Igbo,translate this damn statement to English and let's know your impact on nairaland,this is not a thread to start speaking your language but to enlighten us on what he said
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:22am On Jan 22, 2015
Eyepencil:
Onye obula kporo onwe ya nwa-afor igbo were lecha anya were tunyere onye ogbu mmadu ana akpo BUHARI akwukwo, kwesiri ka akpo banya na ime ajo ofia. Buhari ahuro ndi igbo na anya ma ncha ma ncha.


po

na ghogbu onwegi! itiboribo! oburu na ima ihe di na politics igaghi idi na ko ka tata! undecided
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Bobbystanley(m): 11:25am On Jan 22, 2015
O bu alu onye Igbo itinyere Buhari vote.

It is an abomination for an Igbo man to vote Buhari!

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:26am On Jan 22, 2015
Algebra12:


And so you have to speak you English to express dat to us??

Kedu ihe gbochirir gi ideputaya n'igbo ka anyi nuru?

Ndi osochiegbu! Wepukwa aka enwe n'ofe tupuu oghoo aka mmadu.

oburu na ibughi onuku awuka ika ma na aka mmadu di n'ofe kemgbe mana ndi ofeke di ka gi ka ne che no bu aka enwe! grin

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)

Five Things We Must Stop Doing As Nigerians / Thanksgiving Service Of Oba Of Benin, Ewuare, In Edo Church / 'Lop-sided Appointments Responsible For Disunity In Nigeria' - Sultan Of Sokoto

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 56
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.