Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,149,026 members, 7,803,451 topics. Date: Saturday, 20 April 2024 at 04:45 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Language And Its Downward Trend (41211 Views)
Igbo Language Teaching Centres In Ile-Ife, Osun State Launched / The Various Dialects Of The Urhobo Language And Where They Are Spoken / Comprehensive List Of Animals In Igbo Language (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 7:08am On Mar 06, 2015 |
francizy: ehhn nwanyi la nwanyi Ngwanu, Ihuomadinihu la Peppyluv, unu anula ya? Mu la francizy echewa unu. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 7:09am On Mar 06, 2015 |
1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 7:10am On Mar 06, 2015 |
ChinenyeN: LoL Brother, giwa gwa mu ihe mere iji aza afa nwanyi 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Ihuomadinihu: 7:15am On Mar 06, 2015 |
ChinenyeN:Biko,unu akpoziri m aha ozo! Unu no ebe nwata ahu ebido n'akpo ufodu ndi igbo asi. Nda ihe akpatara udi agwa. Anyi no n'akparita uka otu o ga esi diri asusu igbo nma. Tupu onye iberibe ahu e buru asi nile no ya na obi bia ebe a! |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 7:15am On Mar 06, 2015 |
Okotoligbaa! Kedunu ife mmadu ji isi nwe kotalu umunwanyi? Ife nkea, aya emedu ya anaa( "n" ebea nwere ntupo na enu o!) Preppy na nwanneya nwanyi Ihuoma, kedu ife unu na adowalu peteri unu na ilo? Bikonu ozigozinu, ka udo chia ebea. 2 Likes |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 7:20am On Mar 06, 2015 |
Ihuomadinihu: Ozugo nu! Chai! Umu wanyi na iko onu dizi synonymousu Ngwa iwe gi adizina oku. Anyi ncha bu umu nwanne. Oye ala ozo puta fu ka unu na ako on kita, oga achigbu unu na ochi. Ndo oh! |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 7:24am On Mar 06, 2015 |
francizy, o bu la i maghi? Umunwanyi hu 'Chinenye', i maala he ha g'ikpo m? 'NENYE'. I maghi la otu 'Nenye' ji daa masiri umunwanyi hienne? Kama m g'iza 'Emeka', m'azaa 'Nenye' |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 7:27am On Mar 06, 2015 |
Ihuomadinihu: hehe nmekpa ahu adighi... mana... I choro ta e nye unu 'room'? |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 7:29am On Mar 06, 2015 |
francizy: N'abia, Chinenye bu aha nwanyi na nwoke. Otutu umunwoke ndi Abia na aza Chinenye. Igbo ebuka, imakwa n' Anioma na Ikwerre, nwoke na-aza "Ngozi" ? Otu na ime ndi isi Rivers state mgbe gaara aga, onye Ikwerre, aha ya bu Celestine Ngozichim Omehia. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 7:31am On Mar 06, 2015 |
ChinenyeN: Hehehehe, ama'm na ibu onye Imo state. Umu nwoke nhugoro na aza aha wanyi by ndi Imo. Odikwa nma oh. Aha mu wa bu Chukwuebuka... Esi mu Anambra state. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 7:34am On Mar 06, 2015 |
pazienza: Odikwa nma oh! Nga abazi nwa mu nwoke Chinenye. No na nba ya Chinenye, mgana elota oyi my wanyi nghiri na afo 2011 Ikpo aha mu eba oh |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 7:36am On Mar 06, 2015 |
francizy: Afunwa elota enyi nwanyi! Haha! |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Ihuomadinihu: 7:40am On Mar 06, 2015 |
francizy:O bu ya ka ndi mmadu ga achiri ochi. Umu nwoke no ebe ihe ana eme bi. Agwa ya n' edemede ya,ziputara onye iwe oku di n'obi. I buru Ezi mmadu i ga agwa ya n'ihe o na ede na ebute esomokwu na ogbako a. O buru na asusu anyi na acho i la n'iyi, o bu ihe nwute. O bu hu ihe o ga eji aru aka na otu ndi!Onye akpozilam aha ozo. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 7:40am On Mar 06, 2015 |
Bia, Kedu ndi sobu egbu udene n'threadia, ndi "fancy grammar", unu biakwa suba Igbo kita. 2 Likes |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 7:46am On Mar 06, 2015 |
pazienza: LoL, odika inuru nmaya ngwo na ututu ah... |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by odumchi: 7:48am On Mar 06, 2015 |
Kena adi m ihu gbuo ezila la "Churchi agbasaala" l'ezhi. 1 Like |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 7:50am On Mar 06, 2015 |
francizy: Nnaa, Enwebedi ihe ifuu! Haha! Anuna Ngwo maka na nkwu na-abia. *ochi egbuolam* |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 7:51am On Mar 06, 2015 |
Ihuomadinihu: Obu maka nwanne gi wanyi gi na ya na ako onu meziri iji ewesara my iwe? Odiro kwa nma oh.. Umu nwoke amaghi ano ihe ana emebi nya mere aghi gi agwa unu na iko onu ezugo. Iwe sara nwanne gi iwe etua, obu gini ka iga emezi onye iro gi? Oya bia ka'm fie gi aka na obi ka iwere kwusi iwe iwe oku.. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 7:53am On Mar 06, 2015 |
odumchi: i biakwala odo. Nye nd'ikuzni gh Ngwa? |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 7:54am On Mar 06, 2015 |
pazienza: Hehe, Ihe ndi Igbo na ato mu ka nmanu awu |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Ihuomadinihu: 7:56am On Mar 06, 2015 |
francizy:Ochi n'atu kwa m. Ngwa nu,ozuo la. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 7:59am On Mar 06, 2015 |
francizy: Utoasusu Igbo! Ya bu Asusu bugodi pino-pino. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 8:04am On Mar 06, 2015 |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by francizy(m): 8:06am On Mar 06, 2015 |
pazienza: Achoro mu ide egwu na asusu Igbo oh 2 Likes |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by odumchi: 8:09am On Mar 06, 2015 |
ChinenyeN: Mgba ahu nde disaipu bidoro suwa l'ire l'ire l'ehi Pentikos, o di onye kuzhila we? I maghi la hwe ejigh ara onye obi e kakporo akakpo. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Nobody: 8:13am On Mar 06, 2015 |
pazienza: O burokwa so Ndi Anioma Na Ndi Ikwere. Onye nkuzi m mgbe m jeli akwukwo na Nnewi na aza Ngozi. Onye Imo. Avba ogo m Nwoke (onye Oka be anyi) bukwa Nenye. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 8:16am On Mar 06, 2015 |
Radoillo: Okotoligbaa! odikwa egwu o! Amaro di m. Kita ka m lotalu, ya bu "Ngozika Nwokpagu" Emeka Morocco na-eti afa ya oge nine n'egwu ya, bu di onye ebee? |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by ChinenyeN(m): 8:25am On Mar 06, 2015 |
odumchi: Ochi leii. Nnaa tukpaa ahu. O dii nma we (nde nd'igu whnena) nguo whnena i di igba, we agba erne la okwu Ngwa ng'ikwera we okwukwu. Ah ah.. Okwu Ngwa nnwerne 'rep' nunu Lol ka m kwusi. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by Nobody: 8:54am On Mar 06, 2015 |
pazienza: Amarakwa m onye di ivbe anwu. Anara m egekeli egwu Morocco nwa Maduka. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by odumchi: 8:58am On Mar 06, 2015 |
ChinenyeN: LOL, onye ughoro. Ujo atula gi. Aga m ikwuso l'obena ta mu hara irafuta gi. Ya diriwa. |
Re: Igbo Language And Its Downward Trend by pazienza(m): 9:03am On Mar 06, 2015 |
Radoillo: Nsogbu Adiro. |
(1) (2) (3) ... (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply)
Masquerades Spotted Buying Ice Cream On The Road (Photos) / Obama To Honour Ooni Ogunwusi As NYC Declares Yoruba Day / Chukwuka Akaeze Receives Staff Of Office As Ubulu-Uku, Delta King (Pics)
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38 |