Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,245 members, 7,807,830 topics. Date: Wednesday, 24 April 2024 at 08:11 PM

Aha Obodo Niile Dị N'ụwa A. - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Aha Obodo Niile Dị N'ụwa A. (515 Views)

Beautiful Names Omaricha Aha / E Kwuola Mkpa Ọ Dị Inyocha Ụgbọala Oge Ọbụla / Anambra Etinyela Ọtụtụ Ego Na Mmepe Ime Ime Obodo - Nnacheta. By Izunna Okafor (2) (3) (4)

(1) (Reply)

Aha Obodo Niile Dị N'ụwa A. by chijiblaze(m): 8:31am On Mar 01, 2017
Aha Obodo Niile Dị n'Ụwa a.

Obodo ndị dị n'Ala Afụrịka

Nnajiriya (Nna jiri ya)
Kemerunu (Ka e mere unu)
Bene (Be Ene)
Togo (Too ogologo)
Gana (Gaa na)
Ebe Ọdụenyi / Mpi-Enyi
Sere Lọnụ {Ugwu Agụ}
Libe nrịa {Nnwere onwe}
Malị (Ma ọlị)
Bụgịnafaso (¿Ọ bụ gị na fa so?)
Sịnịgalụ
Kepu Opi Achara
Gambịa {Kambịa (Ka m bịa)}
Gịnị (¿Gịnị?)
Gịnịbụsọ (¿Gịnị bụ sọ?)
Ikwetọ Gịnị (¿I kwetụọ Gịnị?)
Nije
Chadị (Chị adịghị)
Sụdanị (Sụ daa n'anị)
Ndịda Sụdanị
Obodo Etiti Afụrịka
Ite Ọpịa
Jibuti (Ji bu nti)
Sọmalịa (Sọ m arịala)
Ịrịtarịa (¿Ị rịtara ya?)
Ijupụta (I jupụtara)
Libie (Nlibinye)
Ntụnisi
Alajiriya (Ala jiri ya)
Alaeze Moroko (Mara Oko)
Mụrịtanị
Kenya (Nke nya, Ike nya)
Ụga nda
Rụwanda
Burundị (Buru ndị a)
Kongo (okongo)
Obodo Kongo Ọhanachị n'udi Ọhakarasị
Gaba ọnụ
Ngọla (Nga Ọla)
Zambịa (Zaa m bịa)
Malawị
Mụzambiki
Zimbabuwe (Zim mba bu uwe)
Bọsụwana
Nnamịbịa (Nna m Ị bịala)
Obodo Ndịda Afụrịka
Lesotu
Ala Sụwazị
Makadasịka
Kọmọrọsị
Sechielu

(1) (Reply)

Olubadan, Ibadan High Chiefs Back Ajimobi On Olubadan Chieftaincy Law Review.... / Ooni Of Ife Happy As Another Son Of Ife Emerges As A San / Nairaland, I Greet You In The Name Of All That Good

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 5
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.