Nairaland Forum

Welcome, Guest: Join Nairaland / Login / Trending / Recent / New
Stats: 1285099 members, 1791843 topics. Date: Monday, 22 December 2014 at 04:35 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (1) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (116402 Views)

Mrs Dike An Igbo Citizen To Become The First Female OBA In Yoruba / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (1) (2) (3) (4)

(0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) ... (204) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Hadone(m): 2:35pm On Mar 17, 2010
Not an Igbo, but i admires them. Can i join
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 2:40pm On Mar 17, 2010
ChinenyeN:

O di nma. Ee o teela l'ezi. A de, thank you. Akwukwo kwanu? I naha-agu?
grin O digh ihe ha gbara m.


akwokwo di mma. . doin ma best innit smiley

ifyalways:

Mu na Obi m Darfur na asi Umuigbo nile,Unu emela oooooh. cheesy Hey,my lolipoo angry
kedu maka Otele,Tosh na UsuRome?

lngtym kedu otu e mere? kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 6:52pm On Mar 17, 2010
Had_one:

Not an Igbo, but i admires them. Can i join
YOU ARE WELCOMED.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 6:58pm On Mar 17, 2010
asha 80:

Chelsea gba kwa oku.
I na achom okwu.
In Etiti dialect: Ina etum uka. Iam so sure you will understand.
Sighi anwunno.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:11pm On Mar 17, 2010
CHELSEA ndo
Andre ndo grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:00am On Mar 18, 2010
chi-baby:

akwokwo di mma. . doin ma best innit smiley
That's good.

Igbo ekelee m unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:41pm On Mar 19, 2010
chi-baby:


lngtym kedu otu e mere? kiss
A nom ya,24/7 ,no shaking cheesy
keduz?
Ikomussss,i huru ihea bu new page,new page new lyfe. angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 8:27pm On Mar 19, 2010
Ara gba ga n diara nwanem
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nellaluv(f): 8:40pm On Mar 19, 2010
chamotex: Ara gba ga n diara nwanem
grin grin copy copy grin grin , na f9 u get o, hehehe
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 9:34pm On Mar 19, 2010
umu igbo ekelekwaa kwa unu akam bukwa ogamba alias (blessedchidon) oteela anyi afubeghi , kedu ka unu mere ndi nji eme onu bu agaba, ify, tosh,na ndi ozo anam ekele onye obula nke onye chiri ya zere nu ooo
daalunu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by platinumnk(f): 9:39pm On Mar 19, 2010
Igbo Kwenu YAAAA grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by lysaa(f): 12:35am On Mar 20, 2010
chi-baby:

akwokwo di mma. . doin ma best innit smiley

lngtym kedu otu e mere? kiss

Nwanem bu the only bullet-chester ne eba. kekwanu? wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:13pm On Mar 20, 2010
ifyalways:

Ikomussss,i huru ihea bu new page,new page new lyfe. angry angry angry

Hmmmmm. Akuko, I've heard it b4. angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by SoilSkin(f): 5:49am On Mar 22, 2010
yay abia state = God's own state

kwenu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:37pm On Mar 22, 2010
SoilSkin:

yay abia state = God's own state

kwenu
Ndewo,Nwannem nwanyi.
Ikomi:

Hmmmmm. Akuko, I've heard it b4. angry angry angry
who cares? angry
A hughikwam Darfur,o gara awol ka o putara na ike mu agwula ya?Ikomi i di available?M ga na eti okwe 24/7 cheesy
ogamba:

umu igbo ekelekwaa kwa unu akam bukwa ogamba alias (blessedchidon) oteela anyi afubeghi , kedu ka unu mere ndi nji eme onu bu agaba, ify, tosh,na ndi ozo anam ekele onye obula nke onye chiri ya zere nu ooo
daalunu
Ya gaziere gi,Dede.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by olabukola: 6:53pm On Mar 22, 2010
Are u people still greedy? grin grin
this thread should be loocked.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 6:55pm On Mar 22, 2010
Igbo ndi oma, amom ezumike na obodo anyi wu Naijiria. Obodo anyi amaka, Abuja amaka, echi agam efela Ibadan. Na ngwucha, agam eru Potakut, Umuahia na Isinweke.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 5:49pm On Mar 23, 2010
ifyalways:

A hughikwam Darfur,o gara awol ka o putara na ike mu agwula ya?Ikomi i di available?M ga na eti okwe 24/7 :DYa .

Oooouuuukwe? Isi na iggaaaa na eti Oooooouuuuukwe 24/7? angry

But Ify ima na'm anaghi alike left over. undecided

Okay inaaa eti Okwe iga na agba'pa okoso 24/7? angry

If yes ur in. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Emperoh(m): 5:06pm On Mar 24, 2010
Ebee ka m no ihe nile a were gafee m?

Igbo bu mma nma nu oo!
Asi m egbe bere, ugo bere. . . . nke si ibe y'ebela, osisi o be na y akujie ya ukwu!!

Ana m ekele ndi jikotara ebea onu n'asi n'oga diri ha nma ooo!!!!

Oo Eze Igbo Gburu Gburu na Nairaland n'ekene unu!!!

Ichie Emperoh onye a n'etu, EZEUGO!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:18pm On Mar 25, 2010
Ikomi:

Oooouuuukwe? Isi na iggaaaa na eti Oooooouuuuukwe 24/7? angry

But Ify ima na'm anaghi alike left over. undecided

Okay inaaa eti Okwe iga na agba'pa okoso 24/7? angry

If yes your in. grin
NO
A nam eti okoso na azu okwe na eme ihe nile but o buru with u,Mbaaaaaaaaa.
Darfur m oooooooooo kiss
@agaba i bu nnukwu Otondo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by donkarly: 6:33pm On Mar 25, 2010
ndi be anyi ekeneem unu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:35pm On Mar 25, 2010
^ Donkarly daalu. Aputakwaa'?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asha80(m): 7:55pm On Mar 25, 2010
O nwere onye abiriba no na threadia?

Biko a chorom ihu photo abriba town (aka small london) biko?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by donkarly: 1:22pm On Mar 26, 2010
agabaI23:

^ Donkarly daalu. Aputakwaa'?
nwanne ekene diri olisa.amam na gi na ndi be gi di mma,ka ika bu okokporo di kam? grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by donkarly: 1:24pm On Mar 26, 2010
asha 80:

O nwere onye abiriba no na threadia?

Biko a chorom ihu photo abriba town (aka small london) biko?
@asha80 threadia abughi igbo grin.biko onye ma ife oputara na igbo gwa ayi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 10:55am On Mar 27, 2010
Alotagom, abatagom. Ndi Igbo Kwenu,

Umu nwannem dalunu. Obu Elos Agos na ekele unu nile. Kedu ka ndi enyi m mere, Ifyalways,Agaba(nwoke m), ChinenyeN, Lysaa echetaram echetaghim(etc). Thank Chineke na Igbo m ka di OK. Dalunu mmadu nile
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:34pm On Mar 27, 2010
Igbo ekene kwem maju nine!!! yes Enugu talking lol cheesy cheesy cheesy cheesy Ifyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyy kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by cpatra(f): 8:44pm On Mar 27, 2010
Umunna na ụmụada kedu nụ? Obi bụ m polina polina k' anyị si emekorita. Ụmụ afọ Igbo ekelee m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by eyoniggar(m): 12:50pm On Mar 28, 2010
@ Romeo. A thread that was created 2006 was popped to the main page on the sport section
today. And I was going through the thread, I figured out you were a core Barca Fan. I checked on ur
profile and figured out you were active as of yesterday, even though uve been a member since
2005. I want to know if you are still a Barca fan, cos u seem not to be interested in the sport section anymore.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:19pm On Mar 29, 2010
ifyalways:

NO
A nam eti okoso na azu okwe na eme ihe nile but o buru with u,Mbaaaaaaaaa.

angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:18pm On Mar 30, 2010
eyoniggar:

@ Romeo. A thread that was created 2006 was popped to the main page on the sport section
today. And I was going through the thread, I figured out you were a core Barca Fan. I checked on your
profile and figured out you were active as of yesterday, even though uve been a member since
2005. I want to know if you are still a Barca fan, cos u seem not to be interested in the sport section anymore.

I am still a Barça fan but i am not big fan of Nairaland anymore lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:16pm On Mar 31, 2010
Ikomi:

angry angry angry
Ukpana tongue
romeo:

Igbo ekene kwem maju nine!!! yes Enugu talking lol cheesy cheesy cheesy cheesy Ifyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyy kiss kiss
Usu Romeeeeeeeeeee kiss kiss kiss
cpatra:

Umunna na ụmụada kedu nụ? Obi bụ m polina polina k' anyị si emekorita. Ụmụ afọ Igbo ekelee m.
lol,gi na kpom na elu na ala,iso na ndi "otu a"?jukwa ase cheesy
Elos Agos:

Alotagom, abatagom. Ndi Igbo Kwenu,

Umu nwannem dalunu. Obu Elos Agos na ekele unu nile. Kedu ka ndi enyi m mere, Ifyalways,Agaba(nwoke m), ChinenyeN, Lysaa echetaram echetaghim(etc). Thank Chineke na Igbo m ka di OK. Dalunu mmadu nile
dalu.ika no na Onicha?
Andreeeeeeeeeeeew,lol,a maghim ma m chiwa ochi ka obu akwa ka m ga ebewe.jide obi gi aka though.chelksi nsi.
darfur kiss kiss kiss kiss
igbo nile,nmma nma nu.

(0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) ... (204) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Pictures Of African Traditional Clothing! / The 250+ Tribes/ethnic Groups In Nigeria

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2014 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See Nairalist and How To Advertise. 49
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.