Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,149,835 members, 7,806,352 topics. Date: Tuesday, 23 April 2024 at 03:10 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (105) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291569 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (102) (103) (104) (105) (106) (107) (108) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:51pm On Dec 30, 2012
Mazi omenuko cheesy nnaa, owu 200 naira ka iji ado anyi akpiri ebe a grin
Chei, ala akwupula otele grin
I Che na ndi Nile nu ebe a wu ndi aguru ka darfur? grin aguru egbuchaala darfur Ify ejiri style ga zuta new boyfriend kpoo ya ifyboy grin
Anyway, ndewo,

Alicho, kedu school I gara na owerre? Ojimgbo? Bishop las-something? Fedi? Egbu? Kedu nke owu? I hope imere mbano enjoy this Xmas visit?

kissMY DEAREST GORETTI kiss
Love has no limitation!
A lover can't pretend!
It has no imitation!
True love will defend!

MariaTosh cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 9:26pm On Dec 30, 2012
See toasting....Awon omo boys oga shaa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 11:18pm On Dec 30, 2012
^Aluuuuuuuuu! Ebutezina udiri asusu ahu ebea! angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 12:35am On Dec 31, 2012
umu igbo, umunne m...
Bikonu, sorom kele chijiuwa maka oruoma nnke oruru na ndum,
For making me mark yet another birthday celebration today and also witnessing the last day of 2012...
Obi di m uto nke ukwu; na ekpezikwa ka o dubata anyi ncha na afo ohuru bu 2013...IJN, amen...

HAPPY BIRTHDAY MARIA-GORETTI......
YOU ARE BLESSED!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 1:08am On Dec 31, 2012
Maria-Goretti:
umu igbo, umunne m...
Bikonu, sorom kele chijiuwa maka oruoma nnke oruru na ndum,
For making me mark yet another birthday celebration today and also witnessing the last day of 2012...
Obi di m uto nke ukwu; na ekpezikwa ka o dubata anyi ncha na afo ohuru bu 2013...IJN, amen...

HAPPY BIRTHDAY MARIA-GORETTI......
YOU ARE BLESSED!!

Nne,happy birthday ooo. Are you a Dec. 30th baby ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 1:09am On Dec 31, 2012
NRI PRIEST: See toasting....Awon omo boys oga shaa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:22am On Dec 31, 2012
NRI PRIEST:

Nne,happy birthday ooo. Are you a Dec. 30th baby ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:24am On Dec 31, 2012
Maria nkem, happy birthday. Kam buru onye nke mbu ya esutu gi onu kiss kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 1:27am On Dec 31, 2012
NRI PRIEST:

Nne,happy birthday ooo. Are you a Dec. 30th baby ?
mba, 31st....a unique datee.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 1:28am On Dec 31, 2012
Eze Promoe: Maria nkem, happy birthday. Kam buru onye nke mbu ya esutu gi onu kiss kiss kiss kiss kiss
thanks dear
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 1:45am On Dec 31, 2012
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:53pm On Dec 31, 2012
I have noticed that love Maria nwere ebe Eze Promoe nu na eme increase with every page in Maria's birthday thread.
Okay o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:14pm On Dec 31, 2012
otele: I have noticed that love Maria nwere ebe Eze Promoe nu na eme increase with every page in Maria's birthday thread.
Okay o
lmao....asili
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:14am On Jan 01, 2013
January 2013 hapi new yr ndi nkem
Maria-Goretti:
lmao....asili
Asiki gbaka ute
Otele hapi new yr, hapu asili, hapu nwunye ndi ozo tongue

Ndi b'anyi api nu yr.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 8:02am On Jan 01, 2013
toshmann:
Ogbasara gi ? angry.
Ogodo owu nke gi ? angry
Aga m ebi n'ime ogodo Goretti m. Onye n'alike-ighi ya, gaa kpoo ishi na okwute angry
And that's you Eze Pant tongue


Otaghi akpu. Anu m n'ime ogodo Obi m, anyi choro imuta junior Maria kiss



Dede tosh, ee mamam wu onye owerri. I juru m a juju okwaya?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 8:06am On Jan 01, 2013
achi4u: ^^^

mtcheeew


Hian oh!, kedi ihe na gbakasigi ahu... Wats up with the attitude? angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 8:09am On Jan 01, 2013
Eze Promoe: ^Aluuuuuuuuu! Ebutezina udiri asusu ahu ebea! angry

Lmao grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 8:47am On Jan 01, 2013
Avo ovuru erusala. cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:26pm On Jan 01, 2013
odumchi: Avo ovuru erusala. cool
Nnaa ihe nke a owu kwa Igbo anyi ka owu ozo grin grin

Avo ovuru cheesy de thing tokwara uto n'ire with style cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 4:44pm On Jan 02, 2013
Rumu k'ayi. Rumu Isoma ele buru oma! Ele ukhu! Me no kana annu ammeka! Me maru annu gbalam ekere, gbalawuso aro enhie. Ka Chiokuke bi n'elu ma anu mma. Gozikwule anu nu rumu we! AMMEKA! cool (Ikwere)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:09pm On Jan 02, 2013
translation pls
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 5:42pm On Jan 02, 2013
pres-elect:

Nnaa ihe nke a owu kwa Igbo anyi ka owu ozo grin grin

Avo ovuru cheesy de thing tokwara uto n'ire with style cheesy

cool

otele: translation pls

Ka m legodi o buru m ga-aghotapu ya:

Igbo Izugbe:
Umu nke anyi. Umu Isoma-Ele (obodo) ekele m unu! Ele ukwu! Anam ekele unu ndeewo! Amam unu kwesiri ekele, na afo ohuru a. Ka Chi Okike bi na elu choo unu nma. Goziekwanu unu umu nne! Ndeewo!

Igbo Ikwere:
Rumu k'ayi. Rumu Isoma ele buru oma! Ele ukhu! Me no kana annu ammeka! Me maru annu gbalam ekere, gbalawuso aro enhie. Ka Chiokuke bi n'elu ma anu mma. Gozikwule anu nu rumu we! AMMEKA!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 9:26pm On Jan 02, 2013
Lol Odumchi, nice try.

Eze Promoe: Rumu k'ayi. Rumu Isoma ele buru oma! Ele ukhu! Me no kana annu ammeka! Me maru annu gbalam ekere, gbalawuso aro enhie. Ka Chiokuke bi n'elu ma anu mma. Gozikwule anu nu rumu we! AMMEKA! cool (Ikwere)

Gozikwule ma ai nu ji wenne badu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:35pm On Jan 02, 2013
@eze P and Chi , what does , ". . . Gbalawuso aro enhie" mean ?

Survived the old year ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:14pm On Jan 02, 2013
Biko nu happy new year
Jehovah chebe anyi dube anyi
Igbo ga digide
Ndi Chineke goziri a gozi
mma mma nu

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 12:35am On Jan 03, 2013
ifyalways: @eze P and Chi , what does , ". . . Gbalawuso aro enhie" mean ?

Survived the old year ?
Eze Promoe is in a better position to answer that. I understand virtually everything else he's written, except for the "aro enhie" part. I'm not familiar with those particular words like that. If it is intended to be "old year" then that would be news to me, because I know "old year" to be something else.

Eze come answer o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 5:03am On Jan 03, 2013
Eze Promoe: Rumu k'ayi. Rumu Isoma ele buru oma! Ele ukhu! Me no kana annu ammeka! Me maru annu gbalam ekere, gbalawuso aro enhie. Ka Chiokuke bi n'elu ma anu mma. Gozikwule anu nu rumu we! AMMEKA! cool (Ikwere)
Umu nke ayi! Umu Igbo ndi oma! Ndi ukwu! Anam a si unu ndewo! Amam na unu agbala ekeresimesi a we puo na aro ochie. Ka Chukwu bi n'igwe me unu mma! We goziekwa unu na umu unu. Ndewo nu!





Odumchi na Chinenye, unu gbaliri. Odika asusu Ikwere na Aro di almost similar
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:32am On Jan 03, 2013
Odika asusu Ikwere na Aro di almost similar

Lol. I don't know about that one o. From the looks of it, Ikwere seems to have more in common with Ngwa than it does with Aro.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ujchief(m): 2:20pm On Jan 03, 2013
Kedu mgbe a n'echi odumchi ezeigbo Nl?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 2:48pm On Jan 03, 2013
odumchi:

Lol. I don't know about that one o. From the looks of it, Ikwere seems to have more in common with Ngwa than it does with Aro.
Ee! O ihe nne nnem na agwam ma na anam afubu ndi Ngwa na ndi Aro ka otu ndi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 7:46pm On Jan 03, 2013
Eze Promoe:
Ee! O ihe nne nnem na agwam ma na anam afubu ndi Ngwa na ndi Aro ka otu ndi.
Maka gini ka i jiri hu Ngwa na Aro ka otu ndi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:58pm On Jan 03, 2013
Ekenekwa m unu

(1) (2) (3) ... (102) (103) (104) (105) (106) (107) (108) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 32
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.