Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,282 members, 7,807,947 topics. Date: Wednesday, 24 April 2024 at 11:33 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (106) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291663 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (103) (104) (105) (106) (107) (108) (109) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 8:01pm On Jan 03, 2013
ChinenyeN:
Maka gini ka i jiri hu Ngwa na Aro ka otu ndi?
Dika ndi asusu ha n'aria ahu we no kwa na otu steti.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salam001(m): 8:09pm On Jan 03, 2013
ABIA - UMUAHIA
ANAMBRA - AWKA
EBONYI - ABAKALIKI
ENUGU - ENUGU
IMO - OWERRI
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salam001(m): 8:11pm On Jan 03, 2013
Ndi banyi biko kedu ihe bu "Bigot" na asusu Igbo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:09pm On Jan 03, 2013
salam001: Ndi banyi biko kedu ihe bu "Bigot" na asusu Igbo?
ekwekwe

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salam001(m): 9:22pm On Jan 03, 2013
agabaI23:
ekwekwe
dalu so,nwanne
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:27pm On Jan 03, 2013
ChinenyeN:
Eze Promoe is in a better position to answer that. I understand virtually everything else he's written, except for the "aro enhie" part. I'm not familiar with those particular words like that. If it is intended to be "old year" then that would be news to me, because I know "old year" to be something else.

Eze come answer o.
thanks.
From his translation, it looks like I got it right, yay.

A lil patience here and there, a willing spirit can decode all of igbo's different dialects, written or spoken. Except Ngwa tongue but I'll get there.

Kedunu Achi na Blackpikin?

@odumchi, ala Aro a gbanwela oh. Chei cheesy I feel like I'm still in Önicha. Dede "stormy Acha" ka nokwa ya. Amanagwu rocks grin
Udo di excess.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 12:40am On Jan 04, 2013
Eze Promoe: Rumu k'ayi. Rumu Isoma ele buru oma! Ele ukhu! Me no kana annu ammeka! Me maru annu gbalam ekere, gbalawuso aro enhie. Ka Chiokuke bi n'elu ma anu mma. Gozikwule anu nu rumu we! AMMEKA! cool (Ikwere)
.

hey oh. achurum i muta ikwerre oh. i was born and raised in port harcourt. my aunts know how to speak ikwerre. two of which are married to ikwerre men. my mum speaks it a little. but me oh i want to learn. ihem mu ma wu: mbiawa, mbrah mbrah, wene,oweh weh, rumu... um i forgot others, and i don't know if some of what i wrote makes sense but you get my drift.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 4:09am On Jan 04, 2013
Eze Promoe:
Dika ndi asusu ha n'aria ahu we no kwa na otu steti.

I si asusu anyi na-ra ahu? Lol.

Abia steeti anyi ebughi oke ibu mana mba di n'ime ya di ntutu. Ndi Ngwa bi na ndida Abia (southern); ha na ndi Etche (na Rivas) na ndi Ndoki na asukata. Anyinwa bu ndi Aro bi na mpalite (northern) Abia na aka Ikenga (north eastern). Asusu anyi gbara iche.

Eze Promoe:
Ee! O ihe nne nnem na agwam ma na anam afubu ndi Ngwa na ndi Aro ka otu ndi.

Lol o dighi o!
I ma na nne nnam gwaram otu a: o si na asusu Igbo nwere uzo ano. E nwere Aro, a bia nwere Igbo, a bia nwere Ngwa, tam a na bia nwere Ikwere. O si na Aro kachasi nfe na nghota; Igbo bia ditukwa nwa nfe; Ngwa na bia sie ike; Ikwere na bia taa akpu! grin

ujchief: Kedu mgbe a n'echi odumchi ezeigbo Nl?

Nne, na oge n'adighi anya. O di ka ndi nmadu ka na-eri oriri Krismas.

@Ify
O bu gi na eme-enjoy. Aro anyi nawa adi nma ntaa ntaa za na aka Chineke. Ekele diri Chukwu na I ruole na udo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Promoe(m): 9:40am On Jan 04, 2013
adabeke12: .

hey oh. achurum i muta ikwerre oh. i was born and raised in port harcourt. my aunts know how to speak ikwerre. two of which are married to ikwerre men. my mum speaks it a little. but me oh i want to learn. ihem mu ma wu: mbiawa, mbrah mbrah, wene,oweh weh, rumu... um i forgot others, and i don't know if some of what i wrote makes sense but you get my drift.
I nwero nsogbu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Promoe(m): 9:48am On Jan 04, 2013
Odumchi, o nwe Igbo ka we di nfe, o gagh e si na Anambra puo. Ma ndi efulefu (ndi amaghi asu asusu ha) enwere n'ala Ikwere na aghota mgbe m n'asuru fa asusu bem karia any other Igbo dialect. Ma otutu okwu enwere na Igbo Izugbe si n'onu Onitsha. Ajukwam (amarom maka ndi ozo), m ma asi no Igbo ndi Onitsha ka we di nfe.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 11:53am On Jan 04, 2013
Igbo na asu n'olu n'olu,mana akwa ukwara oburu otu.

@ify,anyi nocha ya, ma na ejekwa n'uzugrin

afo oma nu ocheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:15am On Jan 05, 2013
ifyalways: thanks.
From his translation, it looks like I got it right, yay.

A lil patience here and there, a willing spirit can decode all of igbo's different dialects, written or spoken. Except Ngwa tongue but I'll get there.

Kedunu Achi na Blackpikin?

@odumchi, ala Aro a gbanwela oh. Chei cheesy I feel like I'm still in Önicha. Dede "stormy Acha" ka nokwa ya. Amanagwu rocks grin
Udo di excess.

The "aro" in his post threw me off. I really was not expected to see that for word for "year", especially considering the dialect that Promoe wrote in. Instead what I was expecting to see was something like "awha". It's surprising to me that "aro" shows up in the lexicon of a southern group, unless (I suspect) that Promoe mixed his Nnobi into the post.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:23am On Jan 05, 2013
Eze Promoe:
Dika ndi asusu ha n'aria ahu we no kwa na otu steti.
Aghotara m nke "otu steti" mana "asusu ira ahu".. hmm undecided Nke ahu edoghi m anya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 3:36am On Jan 05, 2013
Promoe: Odumchi, o nwe Igbo ka we di nfe, o gagh e si na Anambra puo. Ma ndi efulefu (ndi amaghi asu asusu ha) enwere n'ala Ikwere na aghota mgbe m n'asuru fa asusu bem karia any other Igbo dialect. Ma otutu okwu enwere na Igbo Izugbe si n'onu Onitsha. Ajukwam (amarom maka ndi ozo), m ma asi no Igbo ndi Onitsha ka we di nfe.

Amam. I manu na I juo ndi nmadu olu Igbo kachasi nfe, ha ga-si na asusu be ha bu nke kachasi nfe.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:10pm On Jan 05, 2013
ChinenyeN:

The "aro" in his post threw me off. I really was not expected to see that for word for "year", especially considering the dialect that Promoe wrote in. Instead what I was expecting to see was something like "awha". It's surprising to me that "aro" shows up in the lexicon of a southern group, unless (I suspect) that Promoe mixed his Nnobi into the post.
VERY TRUE! Isi gi no ya! Ikwerre calls year 'awhuo', I mixed some words there with my dialect, even the word, 'mma', is 'oma' in Ikwerre. I also used 'k'ayi', which is supposed to be 'ke nyi', in Ikwerre dialect.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:12pm On Jan 05, 2013
odumchi:

Amam. I manu na I juo ndi nmadu olu Igbo kachasi nfe, ha ga-si na asusu be ha bu nke kachasi nfe.
LOL! Obughi otu ahu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 1:58pm On Jan 05, 2013
You guys have gone into interior Igbo grin forcing me to post in English.
Interprete pls
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:25pm On Jan 05, 2013
Otele-nshi. cheesy
I gbakwara ekeresimesi oma?

Afo kea, hmmn afo kea, ify ga-efe efe. Constant activity. Nwa Darfur better sit well and tight. Oge adiro cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by SeunPlus(f): 6:27pm On Jan 05, 2013
IBO kwenu! Just passing by o!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:31pm On Jan 05, 2013
SeunPlus: IBO kwenu! Just passing by o!
udo (peace) cool

Ifynkwa, hapu otele. And forget darfur this yr, Onye sideline-uru gi, claim-uo stomach pains, forget him, ga luru di fast fast( di number 5 lipsrsealed ) grin grin grin ifynkwa cheesy iwu Onye nke m.
Ehee, Ify, ihuru Maria? undecided m na ahubeghi m ya. Ihu ya gwa ya na m na acho ya. Oguola m aguru isusu ya onu kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:42pm On Jan 05, 2013
Tosh I me kwara enjoy ekeresimesi gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:43pm On Jan 05, 2013
otele: You guys have gone into interior Igbo grin forcing me to post in English.
Interprete pls

You want exterior Igbo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:16pm On Jan 05, 2013
Tosh, a huru m Maria na Otele na Marriott hotel. A jukwala m ihe m gara ebe ahu ime cheesy

Ihe m no wu di no 7 and definitely my last bus stop. grin nke a scatter, I'm coming back to Ohio cheesy ga soro ndi Rev sisters.

Nwa Darfur kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:47pm On Jan 05, 2013
ifyalways: Tosh, a huru m Maria na Otele na Marriott hotel. A jukwala m ihe m gara ebe ahu ime cheesy

Ihe m no wu di no 7 and definitely my last bus stop. grin nke a scatter, I'm coming back to Ohio cheesy ga soro ndi Rev sisters.

Nwa Darfur kiss
Kedu ka esi akpo ya na Igbo? Maria-otu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:33pm On Jan 05, 2013
agabaI23: Kedu ka esi akpo ya na Igbo? Maria-otu?
faketan angry

ifyalways: Tosh, a huru m Maria na Otele na Marriott hotel. A jukwala m ihe m gara ebe ahu ime cheesy
obi uto m wu na otele agaghi emeli anything. otele wu nwa 18yrs ga chuo nwa amsterdam toro ya. de girl esorola onye gbara aji hapu otele. ara ka na agba otele till today. that's why m ji choo ka o mee mistake daba gi n'aka n'ukwu grin , ka ijiri ike ukwu gi gbajie ya ihe cheesy ya anu nti by force

Ihe m no wu di no 7 and definitely my last bus stop.
story. ekene dili chukwu onwere last bus stop?
grin nke a scatter, I'm coming back to Ohio cheesy ga soro ndi Rev sisters.
nkita anyarala akpa-amu. faketan biko bia ka anyi mepee convent na kitchen-u m cheesy reverend sister ify is around . . . aga na aku nkwa 2-4 grin

Nwa Darfur kiss
rugbuwe ndi n'amaghi ihe grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by onila(f): 1:16am On Jan 06, 2013
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 3:44am On Jan 06, 2013
udo na mma o!udo na mma o!udo na mma o!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 8:36am On Jan 06, 2013
Maria-Goretti:
udo na mma o!udo na mma o!udo na mma o!
Oyoyo nwa, asempete! Kam buru onye nke mbu ya esutu gi onu tupu Torch abata kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:50am On Jan 06, 2013
Eze Promoe:
Oyoyo nwa, asempete! Kam buru onye nke mbu ya esutu gi onu tupu Torch abata kiss
I na-ezu ori nwoke m?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:50am On Jan 06, 2013
toshmann: faketan angry

obi uto m wu na otele agaghi emeli anything. otele wu nwa 18yrs ga chuo nwa amsterdam toro ya. de girl esorola onye gbara aji hapu otele. ara ka na agba otele till today. that's why m ji choo ka o mee mistake daba gi n'aka n'ukwu grin , ka ijiri ike ukwu gi gbajie ya ihe cheesy ya anu nti by force
story. ekene dili chukwu onwere last bus stop?

nkita anyarala akpa-amu. faketan biko bia ka anyi mepee convent na kitchen-u m cheesy reverend sister ify is around . . . aga na aku nkwa 2-4 grin

rugbuwe ndi n'amaghi ihe grin

Bia Toshi kuru gawa. Ekwekwanu nwunye gi nweta gi
I ga-enye m contract I gbanwe usekwu gi ka o buru convent.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 8:33pm On Jan 06, 2013
Eze Promoe:
LOL! Obughi otu ahu!

O bu otu m si hu ya. Anyinwa no na Aro na akpo asusu anyi "Aro ivu olu" putara "Aro straight forward" na Bekee. Otu aha a putara na asusu anyi di otu ihu na nghota. Anyi na akpo Igbo ndi ozo "Igbo khaki" maka ha siri ikike na nghota di ka otu akwa khaki si sie ikike.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 8:04am On Jan 07, 2013
Igbo gburu gburu na aghota asusu ndi Onitsha, o ihe kpatara e jiri de akwukwo ekpere na abu ya na akwukwo ukwe n'olu ha. Ndi uka fada na ndi uka siemesi na otutu ulo uka ndi ozo n'eji ya ekwe ukwe n'ulo uka ha.

(1) (2) (3) ... (103) (104) (105) (106) (107) (108) (109) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 43
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.