Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,122 members, 7,807,392 topics. Date: Wednesday, 24 April 2024 at 01:03 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (199) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291640 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (196) (197) (198) (199) (200) (201) (202) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:46pm On Jul 19, 2014
ifyalways:
Onye army. I'm fine dear, dalu.

Tony na Okeife,ozokwa,okwu unu e kwero nmadu tinye Onu. Hoha.
iFYnkwa.. bia na Zakintos island,ka mu na gi hazie umuife..... wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:52pm On Jul 19, 2014
Tony ezi oyim.....kedu onye bu Punta ?

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:24am On Jul 20, 2014
Lol, ndi aruruala chineke turu mbo n'ike aputashiala o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by BlackPikiN(m): 12:28am On Jul 26, 2014
Ugo4u.
biko hichapu foto gi na NL. Ika nona ulo mmuta na kaduna
Ndewo nu Umuigbo.
Adabeke12 kedu. Ify nwa Ana me kele
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by salvaged: 3:19pm On Jul 26, 2014
Ndewonu oo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:24am On Jul 27, 2014
Onye no nso?

grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 1:21am On Jul 28, 2014
ifyalways: Onye no nso?

grin
yes love kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 1:22am On Jul 28, 2014
toshmann: Lol, ndi aruruala chineke turu mbo n'ike aputashiala o
grin grin grin grin
toshman biko onye wu ndi aturu mbo n'ike cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:28am On Jul 29, 2014
preselect:
yes love kiss
land rover m cheesy

Kedu ije?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:35am On Jul 30, 2014
ifyalways: land rover m cheesy

Kedu ije?
m ga abata n'abalia. ka m ga zuta condom na nke toshman, taa wu taa, o mu na gi cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ArcBishopmarie(m): 10:40am On Aug 15, 2014
Ndi ka-anyi aaahhh! Eeehhh! O bu otu onu... Adi di nwe di ime, udo ma ogoldo n'ala igbo.. Eke kere uwa diri anyi mma.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 3:24pm On Aug 17, 2014
ekene diri umu igbo worldwide. Igbo women amaka and igbo men di sweet ma di kwa bad.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:39pm On Aug 17, 2014
Longest time
E si ri m obere fresh tomato beef stew with fresh curry
Onye choro ya?

O di kwa ka m Siri ya ofe nmanu

3 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:44pm On Aug 17, 2014
Madu n'a za Okeikpu na nairalandi a
O chi m!
And there was okeamu sometime ago

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MARKone(m): 4:40pm On Aug 17, 2014
babyosisi: Longest time
E si ri m obere fresh tomato beef stew with fresh curry
Onye choro ya?

O di kwa ka m Siri ya ofe nmanu

Nne kedu ka ihe a ga esi ruo m aka.

Rice é ye go, stew cam ji aya obara obara acho ugbu a.

grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:47pm On Aug 17, 2014
MARKone:

Nne kedu ka ihe a ga esi ruo m aka.

Rice é ye go, stew cam ji aya obara obara acho ugbu a.

grin grin

Chai
N gwa bia nu texas
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:06pm On Aug 18, 2014
babyosisi: Madu n'a za Okeikpu na nairalandi a
O chi m!
And there was okeamu sometime ago
grin babynwa! o gini mere afam ?

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:15pm On Aug 18, 2014
preselect:
m ga abata n'abalia. ka m ga zuta condom na nke toshman, taa wu taa, o mu na gi cool
Umu-azia ejrigokwenu iko kwawaarum Ifynwa ukwu...sad ndia arurumani na ara nwunye mmadu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:21pm On Aug 18, 2014
babyosisi: Longest time
E si ri m obere fresh tomato beef stew with fresh curry
Onye choro ya?

O di kwa ka m Siri ya ofe nmanu
Babyosis, ife ina esi bu gwoo-gwoo wink nwoke obuna nutaru gi, enwerozi nsogbu chaa-chaa... :*

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:23pm On Aug 18, 2014
Okeikpu: grin babynwa! o gini mere afam ?

Afa gi anunwa a Jo ka kwa

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:29pm On Aug 18, 2014
babyosisi:

Afa gi anunwa a Jo ka kwa
Haaaaeee, afa ejri me mu baptism... ka isi na ojoka sad mma akoru mama anyi ifea ikwuru...xD
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 12:00am On Aug 19, 2014
Onwerozi onye ahu du.......the newest slang
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:55am On Aug 19, 2014
Babyosisi
Kedu maka how far?
Igbo ndi oma ekenekwa m unu

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:18am On Aug 20, 2014
Okeikpu: Umu-azia ejrigokwenu iko kwawaarum Ifynwa ukwu...sad ndia arurumani na ara nwunye mmadu grin
nwunye onye kwa? ify nke m ka ina akpo nwunye onye ozo angry

ify m o cheesy , my one and only, baby oku, ina enye nsogbu ma na m huru gi n'anya. wink
m ga abia ozo echi, ka anyi kuo nkwa august-meeting grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 8:17am On Aug 20, 2014
preselect:
nwunye onye kwa? ify nke m ka ina akpo nwunye onye ozo angry

ify m o cheesy , my one and only, baby oku, ina enye nsogbu ma na m huru gi n'anya. wink
m ga abia ozo echi, ka anyi kuo nkwa august-meeting grin
Onye ojoo....! Kabaru jee confession....na aruru ani egbuo na gi....grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:10pm On Sep 12, 2014
preselect:
nwunye onye kwa? ify nke m ka ina akpo nwunye onye ozo angry

ify m o cheesy , my one and only, baby oku, ina enye nsogbu ma na m huru gi n'anya. wink
m ga abia ozo echi, ka anyi kuo nkwa august-meeting grin
Bobo m

Bobo na-eweta full voltage. cheesy kedu ije?

Umunne m kedu Toshman? Tosh umu nwanyi, ele gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 4:16pm On Sep 12, 2014
Umu nnem daalu nu. Unu emere aghaa? Amaghi m na udu nzuko a di na Nairaland a. Obi bu m so anuri I no na etiti umunne m. Ka chukwu gozie anyi ncha
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:30am On Sep 13, 2014
ifyalways:
Bobo m

Bobo na-eweta full voltage. cheesy kedu ije?
asa m, asampete. the one and only kiss . . asa ji oku, baby fire de goo oo..


Umunne m kedu Toshman? Tosh umu nwanyi, ele gi?
hapu onye ara ahu, we are better off without him. obia now ya anara m enyi m nwayi baby oku m angry grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:31am On Sep 13, 2014
IFY124: Umu nnem daalu nu. Unu emere aghaa? Amaghi m na udu nzuko a di na Nairaland a. Obi bu m so anuri I no na etiti umunne m. Ka chukwu gozie anyi ncha
ada mmadu ndewo cheesy

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:10pm On Sep 13, 2014
Umunne Kedu Nu Ije...Munwa Bu Anu Ana Atu Bomb Ona AkU Okeipku Na Ekene

Udo

Kedu Peppyluv02
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:11pm On Sep 13, 2014
preselect:
asa m, asampete. the one and only kiss . . asa ji oku, baby fire de goo oo..


hapu onye ara ahu, we are better off without him. obia now ya anara m enyi m nwayi baby oku m angry grin

Onye Akwa Ikpu Udo Diri Gi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:13pm On Sep 13, 2014
Okeikpu: Umu-azia ejrigokwenu iko kwawaarum Ifynwa ukwu...sad ndia arurumani na ara nwunye mmadu grin

Rapu Ify...Onye Kwuru Oto Raya Omuo Ngworo

NBA Kedu

(1) (2) (3) ... (196) (197) (198) (199) (200) (201) (202) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 23
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.