Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,143,267 members, 7,780,600 topics. Date: Thursday, 28 March 2024 at 05:20 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (205) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (289570 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (202) (203) (204) (205) (206) (207) (208) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AngelBossZonke(f): 12:10am On Dec 07, 2014
My bf is igbo and m south african .......... If I we're 2 choose my roots or Ancestors I'd definatly Fly 2 Naiga. &settle 4 IGBO . I wish I could ryt in igbo !guys daalu 4 makin me feel like I belong# 2thdecember naigeria here I come

8 Likes 1 Share

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 5:26am On Dec 11, 2014
O nwere onye maara ka esi ekele madu 'kedu' na olu ndi Ikwere?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:50pm On Dec 12, 2014
OdenigboAroli na Umuoji nya bu na ibu ajor mmadu, ihe di etua na aga na NL mana imelo kam mara, nsogbu adiro maka mgbe onye ji teta bu ututu ya??

Eeeeeh, nnukwu nnam bu Amuruonyenego si na ''ya nwanyi dina ma ya na ozo di n'okwu".

Ndi Igbo mma mma nu,
nuoo nu, rie nu, mou nu, zuo nu, anyi ga adi ka echi maka echi adighi agwugwu,

Nnukwu nnam bu Adizue Onedibe si na "anyi gana ayi ka Aturu mana onwu na egbu Aturu agaghi egbu anyi"

Eji m ohere na ekene ezigbo nwa afo Igbo obuna, ma ndi aburo ndi ma site na anum di na nwunye ha cha soro zaba ndigbo, ihe mere nu bu agam akwusikene okwum ebea maka ndi be anyi si na ogonogo okwu adiro na uka mgbede, kama chifo ka Okuko nwe di...

Buddah Monk si Okija eje,

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by breadplanets(f): 6:40pm On Dec 15, 2014
Anam ekele kwa ooo. Ya gazie....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:52am On Dec 22, 2014
bikonu, unu huru ify m
ifyalways nke m huru n'anya kedu gi? undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:54am On Dec 22, 2014
breadplanets:
Anam ekele kwa ooo. Ya gazie....

ndewo, nwanne anyi nwayi, anyi ekelekwaaa gi cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:56am On Dec 22, 2014
preselect:
bikonu, unu huru ify m
ifyalways nke m huru n'anya kedu gi? undecided
Aruba Ify kiss

Bobo nkiti. Oji isi karia umunna. Ekeresimesi oma.

Toshman, ala wu otu incorporated. Afo agwula o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 3:13pm On Dec 23, 2014
BuddahMonk:
OdenigboAroli na Umuoji nya bu na ibu ajor mmadu, ihe di etua na aga na NL mana imelo kam mara, nsogbu adiro maka mgbe onye ji teta bu ututu ya??

Eeeeeh, nnukwu nnam bu Amuruonyenego si na ''ya nwanyi dina ma ya na ozo di n'okwu".

Ndi Igbo mma mma nu,
nuoo nu, rie nu, mou nu, zuo nu, anyi ga adi ka echi maka echi adighi agwugwu,

Nnukwu nnam bu Adizue Onedibe si na "anyi gana ayi ka Aturu mana onwu na egbu Aturu agaghi egbu anyi"

Eji m ohere na ekene ezigbo nwa afo Igbo obuna, ma ndi aburo ndi ma site na anum di na nwunye ha cha soro zaba ndigbo, ihe mere nu bu agam akwusikene okwum ebea maka ndi be anyi si na ogonogo okwu adiro na uka mgbede, kama chifo ka Okuko nwe di...

Buddah Monk si Okija eje,

Alusi Okija,nnaa kedu ife na afio?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 3:14pm On Dec 23, 2014
ifyalways:

Aruba Ify kiss

Bobo nkiti. Oji isi karia umunna. Ekeresimesi oma.

Toshman, ala wu otu incorporated. Afo agwula o

Nwada,kedu ebe itinyezii isi ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:48pm On Dec 23, 2014
Ndigbo Hiiiiiiiiiiii Ndi "otu a" were nu ekene

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:10pm On Dec 23, 2014
romeo:
Ndigbo Hiiiiiiiiiiii Ndi "otu a" were nu ekene
UsuRome. Nke a wu anya gi?Ekeresimesi oma.

OdenigboAroli:


Nwada,kedu ebe itinyezii isi ?

Eze nmuo, achiba m ukwu n'uno small mana o nwero o. Udo di excess. Kedu maka ogoli gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:44pm On Dec 24, 2014
AngelBossZonke:
My bf is igbo and m south african .......... If I we're 2 choose my roots or Ancestors I'd definatly Fly 2 Naiga. &settle 4 IGBO . I wish I could ryt in igbo !guys daalu 4 makin me feel like I belong# 2thdecember naigeria here I come

So your enjoying Igbo dick ...welcome

Amu igbo Asoka.. juo ese

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 4:49pm On Dec 24, 2014
grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 4:50pm On Dec 24, 2014
Ify,Ogoli m'bu so mma.
Odika ike Nairaland agwubago gi ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:05pm On Dec 24, 2014
Nwanne'm, ife nmadu mee for aro isato. No pay, ike kwesili I gwu m now.

M na ede, Seun a na agu ego ya. Lol
Efe adiro. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:08pm On Dec 24, 2014
Odumchi, ChinenyeM, Andre Uwe, Presido, skimpy Chyk, Youngies, Tony na enyi ya nwoke aha ya di "behuge" lipsrsealed , Toshman, Okija, onye elu na onye ala, Ekeresimesi oma.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lilimax(f): 11:17pm On Dec 24, 2014
Umuigbo no na Nairaland, a na m ekele unu n'ile na asi unu ekeresimesi oma. Ka afo 2015 na-abia abia botara anyi ezigbo ihe- oganiru, aruike, udo na onu... diri gawazia. Never forget the reason for the season-Jesus Christ smiley
.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by christopher123(m): 2:08am On Dec 26, 2014
ifyalways:
Odumchi, ChinenyeM, Andre Uwe, Presido, skimpy Chyk, Youngies, Tony na enyi ya nwoke aha ya di "behuge" lipsrsealed , Toshman, Okija, onye elu na onye ala, Ekeresimesi oma.


Nne ibiakwa
. ala m nkwu utu na ekwe m
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tandj: 9:35am On Dec 30, 2014
w.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:15am On Jan 01, 2015
Otu ocha kwenu; yaaaa
Mbano kwenu; yaaaa
Imo state kwenu; yaaaa
Igbo kwenu; yaaaa, kwenu;yaaaaa, kwezuonu yaaaaa

Umunnem lee, ya gazie na ago nke a na abia abia cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 7:25am On Jan 01, 2015
ifyalways:
Odumchi, ChinenyeM, Andre Uwe, Presido, skimpy Chyk, Youngies, Tony na enyi ya nwoke aha ya di "behuge" lipsrsealed , Toshman, Okija, onye elu na onye ala, Ekeresimesi oma.
Umuoma Ndiigbo Ana m ekele oo.
Ka afo a buru anyi afo oma...iseeeeeeee

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by IFY124(f): 12:32pm On Jan 01, 2015
Daalu nu umunnem. Nnoo nu na afo ofuu anyi batara! Afo a ga amakalisi ibe ya. Anuli, udo na ifunanya ga adi na ndu anyi na obodo anyi. Iseee! Ekene diri Olisa onye mere ka anyi sonye na afo ofuu a

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Daniceasarb(m): 4:08pm On Jan 01, 2015
Unu nde wooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 10:33pm On Jan 11, 2015
kpom kpom kpom. . . . onye nu ya? undecided

enwere onye nu ebe a o?

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by StanleyDivine(m): 6:27am On Jan 12, 2015
Igbo bu igbo ekelem unu ooo!
Ojere mba anu juru akpa ndi onyere yere ya.
Ndi be'anyi zuru Ka eme.
Dalu nu rienne.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:29pm On Jan 14, 2015
Ekele m Ndi nwem!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:32pm On Jan 14, 2015
preselect:
kpom kpom kpom. . . . onye nu ya? undecided

enwere onye nu ebe a o?
Batawa. nno nwannem. O ndi banyi n'ebe a
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by cheruv: 5:34pm On Jan 18, 2015
umu Igbo ndeewo nu cheesy
aham vü cheruv..nke pütara oje ozi Chukwu.a büm nwafö Abia mana ebim n'owere.e kwenyerem n'idinotu na oganïhü ala Igbo anyi.
Anom na site mgbasaaka juru uwa a mana nke a agaghi egbochim ikele ndi bidoro erï a!
ozokwa, Ndeewo smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 7:45pm On Jan 22, 2015
romeo:
Ndigbo Hiiiiiiiiiiii Ndi "otu a" were nu ekene

shocked shocked shocked shocked shocked shocked

ka m ga specsavers ga test eyesight m. hmmmm Romeo the Romeo still dey.

Nno nnam
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 7:47pm On Jan 22, 2015
ifyalways:
Odumchi, ChinenyeM, Andre Uwe, Presido, skimpy Chyk, Youngies, Tony na enyi ya nwoke aha ya di "behuge" lipsrsealed , Toshman, Okija, onye elu na onye ala, Ekeresimesi oma.

Ify m, keekwanu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 1:29am On Jan 23, 2015
Ka aro nkaa bulu aro umunwanyi ya ekweta na polygamy...lol

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 5:31am On Jan 23, 2015
OdenigboAroli:
Ka aro nkaa bulu aro umunwanyi ya ekweta na polygamy...lol
amiii oh,

chukwu meekwa ebere ka polyandry biakwa ka udo di. Amam na umunwoke egwu anighi atu, nnujuru mmiri ara afo agaghi asi mba grin grin

(1) (2) (3) ... (202) (203) (204) (205) (206) (207) (208) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 28
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.