Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,143,247 members, 7,780,497 topics. Date: Thursday, 28 March 2024 at 03:34 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (211) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (289565 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (208) (209) (210) (211) (212) (213) (214) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by JustCare: 1:51pm On Apr 13, 2015
ifyalways:

Garri kwa?
Enyi a , i kwara iko yesterday nke a Garri na agu gi? Jide onwe gi aka o


Ewo.
Ndo

Ka Odiba zie nu.
Nne ibu onye uzo ulo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:34pm On Apr 13, 2015
ifyalways:

Garri kwa?
Enyi a , i kwara iko yesterday nke a Garri na agu gi? Jide onwe gi aka o

Iko nke ole kwanu? Enwebeghi m chance kemgbe this yr iga legharia anya. Agbagidela m ncha kemgbe week abuo grin
Otu o di m now, m hugodi nwayi joro ezigbo njo dika obasanjo na taribo west, m ga aku ya nkwa. Anyhow, akpa njo ka mma karia igba ncha cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 8:15pm On Apr 13, 2015
ify biko zere toshman ezere. ima na onye ahu wu onye ara. biko zerekwa ya angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:44pm On Apr 14, 2015
BIA AS AN ANAMBRA BOY THAT WAS BORN ABD BRED IN OWERRI, THIS AINT OWERRI THREAD..Kpachara nu anya unu, ndi ala wu otu, bia unu na eje nda letti unu ejere nke nda baby na madumere street off school road, unu ara kwara nu otu oparanozie, oh i live in oparanozie and aladimn, bia jezie alava ikoku rapu umu nwanyi no ebe ahu thunder, ihe mere ejeiri chie mu okpu amu oma..then ionye makwanu azu stadium ebe ana asi gi lekwa ntu


ori a ishi ari unu mma, i did my nursrey,primary,secondary na owerri even university IMSU, bia disviirgin sie na owerri, ihe mere okpu amu m jiri ma obele ma, jukwa ifu na babyosidsi...kedu lovelylilack


nwanyi ji eje, okeipku , my coach na ikpu nda ije


ngwanu kedu nwani ikpu ukwu bia

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:46pm On Apr 14, 2015
ifyalways nka , ifyalways nne, mgbe obuna ify , ify, bia ify ahapu du okeikpu dika gi, iga ara onwe gi?

bia bie m oma ..ka m wusa owa


enebe ikpu , egbuo ewu
nwanyi oma

jukwa peppyluv
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:47pm On Apr 14, 2015
GBa Ncha, Gba omo ma obu Klin
preselect:


ify m o
ify m o
ify m o, olee ebe inu?
cheesy

Ebelebe Igba!
Ebelebe Igba!
Ebelebe Igba Igba Igbakirigba cheesy cheesy cheesy cheesy

o set-iala nu ooo. . . . . . . ekwe nche
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:51pm On Apr 14, 2015
asadike:
onye ozo kene re gi, onye ozo. Ka ibu n'obi, dalu, ekene kwa m gi.

nne asi na akpa sie ofuma aru na ute, jukwa ese...LovelyLilac nda


achorum inyu something biko

peppyluv tinye onu biko

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:52pm On Apr 14, 2015
Umu asa ..amu na ekwe mkpi be anyi

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 2:12am On Apr 15, 2015
Umunne,Kedu ka omelu?
Longest time...I took some time off because umu asa kwusii ibia ebea.
Amam na ezi di man.


Tonychristopher,afuu m' way gi....jisie ike na acho ikpu.
Asadike,agwo ayi gbuu odi nkpilisi one?
Preselect,Ify,Tosh,Agaba Idu na ndi ozo....ajo Ife abianaalu unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 4:42am On Apr 15, 2015
OdenigboAroli:
Umunne,Kedu ka omelu?
Longest time...I took some time off because umu asa kwusii ibia ebea.
Amam na ezi di man.


Tonychristopher,afuu m' way gi....jisie ike na acho ikpu.
Asadike,agwo ayi gbuu odi nkpilisi one?
Preselect,Ify,Tosh,Agaba Idu na ndi ozo....ajo Ife abianaalu unu.
nnam ukwu, ke kwanu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 4:46am On Apr 15, 2015
tonychristopher:


nne asi na akpa sie ofuma aru na ute, jukwa ese...LovelyLilac nda


achorum inyu something biko

peppyluv tinye onu biko
tony, ga gbo ncha, rapu asadike aka biko. Ichetaram ihe nmere nchefu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:23am On Apr 15, 2015
Lol tony Biko..onye nwe Ike a?

tonychristopher:


nne asi na akpa sie ofuma aru na ute, jukwa ese...LovelyLilac nda


achorum inyu something biko

peppyluv tinye onu biko
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 8:14am On Apr 15, 2015
asadike:
nnam ukwu, ke kwanu?

Nwada di ora mma,kedu ebe ijelu.Achogidego mu gi na nairaland ike gwu dimkpa...Ofozii kam kpoo secret service. Nne,bia nyem Ife mu nyee gi jide.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by zeb04(f): 8:17am On Apr 15, 2015
Hello,I am an igbo lady from arochukwu-abia state although I can't speak igbo, I want to learn.

I welcome myself in grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 8:31am On Apr 15, 2015
peppyluv02:
Lol tony Biko..onye nwe Ike a?


Ukwu Nwanyi owerri
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 8:32am On Apr 15, 2015
zeb04:
Hello,I am an igbo lady from arochukwu-abia state although I can't speak igbo, I want to learn.

I welcome myself in grin

So why can't u speak igbo..maka why

Zaam
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 8:34am On Apr 15, 2015
OdenigboAroli:


Nwada di ora mma,kedu ebe ijelu.Achogidego mu gi na nairaland ike gwu dimkpa...Ofozii kam kpoo secret service. Nne,bia nyem Ife mu nyee gi jide.

Bia Gbado anya..onye bu nne....u have to take xcuse from munwa...mana ifuru lovelylilac na Asadike

Jiri ha soro m nso.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 8:45am On Apr 15, 2015
OdenigboAroli:


Nwada di ora mma,kedu ebe ijelu.Achogidego mu gi na nairaland ike gwu dimkpa...Ofozii kam kpoo secret service. Nne,bia nyem Ife mu nyee gi jide.
hia nwoke ike, ibiakwa, okwa gi? nga akpo nwunye dim kam gba ya ife ina eme na nairaland. Gini ka I nyere mu jide, eh nwoke ike?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 8:58am On Apr 15, 2015
peppyluv02:
Lol tony Biko..onye nwe Ike a?


Ihe guys na ese na photo bu...behube

Lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:04am On Apr 15, 2015
asadike:
tony, ga gbo ncha, rapu asadike aka biko. Ichetaram ihe nmere nchefu.


Ugbua ka ibiara...agadi Nwanyi adighi aka nka na egwu oma egba. Even rhuematism can't stop it


Ngwa chetezie ihe ichefulu nne ...amu m zuru ka eme..oh I mean ezurum ka eme


Ha si na ibu Enebe ukwu egbuo enwe

Mana ibu Enebe ikpu egbuo enyi



Ngwa bie oma


Peppyluv nwanne tinye onu
okeipku ana aso anya...oga ara onwe ya ?

Omalicha
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 9:45am On Apr 15, 2015
OdenigboAroli:
Umunne,Kedu ka omelu?
Longest time...I took some time off because umu asa kwusii ibia ebea.
Amam na ezi di man.


Tonychristopher,afuu m' way gi....jisie ike na acho ikpu.
Asadike,agwo ayi gbuu odi nkpilisi one?
Preselect,Ify,Tosh,Agaba Idu na ndi ozo....ajo Ife abianaalu unu.


Nwayo b7
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 10:23am On Apr 15, 2015
OdenigboAroli

Umu nwanyi na eme guy, odizie ka amaghi ihe m na eri, juo okeipku, ihe m na akuzi kita bu ikpu anaghi aku ohu ugbua..eme go m upgrade to ikpu ...now achoro m igba ncha mana ama m udi ihe m na eri..obu maka ya ka jiri ga sabatical ..udi m na eri zi extinct...onye mara umu asa di otua biko kpoturu m

asadike,peppyluv,asadi kepeppyluv02: toshmann, imanu how far kedu ifyalways, chobara m nwanyi doi otua, ike pillow agwu gom . zeb04 idi otua?

kedu maka romeo, Ikomi na preselect ajo nwa. ChinenyeN nwa aba ngwa kedu nwa mala mma na ngwa di otua . chibaby5 na okeipku ekene m

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 10:24am On Apr 15, 2015
ngwanu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 11:15am On Apr 15, 2015
zeb04:
Hello,I am an igbo lady from arochukwu-abia state although I can't speak igbo, I want to learn.

I welcome myself in grin

Nne,nnoo. We are your people and feel free to say whatever you feel like. And as per your inability to speak Igbo ,we will fix you up but it will cost you. Now,we got a lot of playful people here and we joke around but don't take it serious... mana idebekwa ukwu guys etie ya igba...lol
Asikwana na mu agwaro gi.

Once more,nnoo and we look forward to seeing you more...ndewo,nwada Aro.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 11:19am On Apr 15, 2015
asadike:
nnam ukwu, ke kwanu?

Omuma asa aru,anom ofuma.
Nne,isi na awa mu....Achoom nurse.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 11:22am On Apr 15, 2015
tonychristopher:


Bia Gbado anya..onye bu nne....u have to take xcuse from munwa...mana ifuru lovelylilac na Asadike

Jiri ha soro m nso.

Lol...Odogwu,fie isaa na anya...Isee gay?
Asadike bu ogoli mu...Rapu shakara ona eme maka aku fesia odalu awo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 11:28am On Apr 15, 2015
asadike:
hia nwoke ike, ibiakwa, okwa gi? nga akpo nwunye dim kam gba ya ife ina eme na nairaland. Gini ka I nyere mu jide, eh nwoke ike?

Biko,,rapu ife taa n'abani ka obulu anwu....Obim di big enough to accomodate. Nwoke ekwesiro inwe ofu nwanyi. Gwam ife ji nkita onwu...Ayam egbulu gi enyi ka udo wee di?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 11:30am On Apr 15, 2015
tonychristopher:
OdenigboAroli

Umu nwanyi na eme guy, odizie ka amaghi ihe m na eri, juo okeipku, ihe m na akuzi kita bu ikpu anaghi aku ohu ugbua..eme go m upgrade to ikpu ...now achoro m igba ncha mana ama m udi ihe m na eri..obu maka ya ka jiri ga sabatical ..udi m na eri zi extinct...onye mara umu asa di otua biko kpoturu m

asadike,peppyluv,asadi kepeppyluv02: toshmann, imanu how far kedu ifyalways, chobara m nwanyi doi otua, ike pillow agwu gom . zeb04 idi otua?

kedu maka romeo, Ikomi na preselect ajo nwa. ChinenyeN nwa aba ngwa kedu nwa mala mma na ngwa di otua . chibaby5 na okeipku ekene m

Nnaa,amu anaro ejukwa nwanyi ike ukwu afo....lol
Ka kwukwaa nke dim nkpa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:36am On Apr 15, 2015
tonychristopher:
OdenigboAroli

Umu nwanyi na eme guy, odizie ka amaghi ihe m na eri, juo okeipku, ihe m na akuzi kita bu ikpu anaghi aku ohu ugbua..eme go m upgrade to ikpu ...now achoro m igba ncha mana ama m udi ihe m na eri..obu maka ya ka jiri ga sabatical ..udi m na eri zi extinct...onye mara umu asa di otua biko kpoturu m

asadike,peppyluv,asadi kepeppyluv02: toshmann, imanu how far kedu ifyalways, chobara m nwanyi doi otua, ike pillow agwu gom . zeb04 idi otua?

kedu maka romeo, Ikomi na preselect ajo nwa. ChinenyeN nwa aba ngwa kedu nwa mala mma na ngwa di otua . chibaby5 na okeipku ekene m

Aradin'obi cheesy
Otele-ntic babies wink
Chei! Mbano eeeeee grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 11:37am On Apr 15, 2015
tonychristopher:
Umu asa ..amu na ekwe mkpi be anyi

Lol...isi mebii gi ooo.
Jee nuo nwanyi ma chetakwo ife ngwalu yi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 11:56am On Apr 15, 2015
tonychristopher:


Bia Gbado anya..onye bu nne....u have to take xcuse from munwa...mana ifuru lovelylilac na Asadike

Jiri ha soro m nso.
gi na onye kwanu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asadike(f): 12:05pm On Apr 15, 2015
tonychristopher:



Ugbua ka ibiara...agadi Nwanyi adighi aka nka na egwu oma egba. Even rhuematism can't stop it


Ngwa chetezie ihe ichefulu nne ...amu m zuru ka eme..oh I mean ezurum ka eme


Ha si na ibu Enebe ukwu egbuo enwe

Mana ibu Enebe ikpu egbuo enyi



Ngwa bie oma


Peppyluv nwanne tinye onu
okeipku ana aso anya...oga ara onwe ya ?

Omalicha
cheesy Lol, ngwa chere ka odenigbo nwete kwagi, na kwa begi na oji nma abia.

(1) (2) (3) ... (208) (209) (210) (211) (212) (213) (214) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 50
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.