Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,458 members, 7,808,635 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 02:33 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (220) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291730 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (217) (218) (219) (220) (221) (222) (223) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:44pm On May 11, 2015
preselect:


ify nke m, anu m ya. . . ahuru m na toshnwayi naha agbagharila gi na akuku. ekwekwala ya metu gi aka o.
biko lekwa nsusu onu, asampete m
Akpokwala m aha ozo.
A garam few pages back wu ebe i na agwa Asadike ya bia chere gi somewhere, na-agwa ya size ihe gi, ihe m chekwa na owu nke nani m ? angry angry

Toshmann bia biko.Bia metuo m obi, nwoke oma kiss Atleast with u,a gaghim enwe heartbreak because na adim n'mbu mara ihe i puru ime. Unlike some people ndi pretenders. angry

grin

Ole ndi suga bekee elu elu ebe a?

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:18pm On May 11, 2015
ifyalways:

Akpokwala m aha ozo.
A garam few pages back wu ebe i na agwa Asadike ya bia chere gi somewhere, na-agwa ya size ihe gi, ihe m chekwa na owu nke nani m ? angry angry

Toshmann bia biko.Bia metuo m obi, nwoke oma kiss Atleast with u,a gaghim enwe heartbreak because na adim n'mbu mara ihe i puru ime. Unlike some people ndi pretenders. angry

grin

Ole ndi suga bekee elu elu ebe a?

ewoo, owughikwa m ooo undecided . . . . biko bia gosim post ina ekwu maka ya. . . owughikwa m dere ihe di otu ahu. biko chere o, akpokwala toshnwayi, obukwa HIV agaghariga. biko gosigodi m post ina ekwu maka ya, ebe m na achu onye ozo. isi di na aha ya bu onye bu gini?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:14pm On May 11, 2015
ifyalways:

Akpokwala m aha ozo.
A garam few pages back wu ebe i na agwa Asadike ya bia chere gi somewhere, na-agwa ya size ihe gi, ihe m chekwa na owu nke nani m ? angry angry

Toshmann bia biko.Bia metuo m obi, nwoke oma kiss Atleast with u,a gaghim enwe heartbreak because na adim n'mbu mara ihe i puru ime. Unlike some people ndi pretenders. angry

grin

Ole ndi suga bekee elu elu ebe a?

Ifykratic ifylacious ifylastica cheesy
Hapu onuku man, bia ka anyi mee ihe ahu. Oji m baaad now. Nwa mama need-iri something now now now now wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:58pm On May 11, 2015
maureensylvia:


wao
greetings my elders****bows down gracefully****
XBLadez

blym

Speakdatruth

PervyByNature

xynerise

pry

lagunna ( hope I got d spelling)

kr0ne

other monikers observed

my elders I greet u all, regarding to my contest, I need ur full supports and that of ur friends in this campaign, I believe u can do it, u can do it, u can do it.

Here is a bottle of hennessy, bitter kola with ose oji and a bottle of schnapps to make it official.

I greet u my elders

Okay..
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by maureensylvia(f): 12:42am On May 12, 2015
lagunna1:

Okay..
thank u for accepting my request
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:48am On May 12, 2015
preselect:


ify nke m, anu m ya. . . ahuru m na toshnwayi naha agbagharila gi na akuku. ekwekwala ya metu gi aka o.
biko lekwa nsusu onu, asampete m

Nna gwa ify nay babyosisi ka ha choba ra m okeikpu kara aka

Biko kedu ihe m na anu maka biafra na UN

Brief me biko

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:49am On May 12, 2015
maureensylvia:


thank u for accepting my request

Munwa ga atuba gi ime
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 1:50am On May 12, 2015
toshmann:


Ifykratic ifylacious ifylastica cheesy
Hapu onuku man, bia ka anyi mee ihe ahu. Oji m baaad now. Nwa mama need-iri something now now now now wink

Choba ncha
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:59am On May 12, 2015
tonychristopher:


Nna gwa ify nay babyosisi ka ha choba ra m okeikpu kara aka

Biko kedu ihe m na anu maka biafra na UN

Brief me biko

Okeikpu kwa
Hiya!!

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 7:29am On May 12, 2015
babyosisi:


Okeikpu kwa
Hiya!!

Gbam
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by imsuboi(m): 8:12am On May 12, 2015
Ndewo unu o


smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by hurricaneChris: 8:35am On May 12, 2015
Leenu ka onye obula si achughari Ifyalways, odika nwanyi a bu onye nme nme.
Ndi ulo anyi, udo diri unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by XBLadez: 11:12am On May 12, 2015
tonychristopher:


Munwa ga atuba gi ime
grin grin grin grin grin grin Onye ojo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:36pm On May 12, 2015
maureensylvia:


thank u for accepting my request

are u gonna pay for my service tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:54am On May 13, 2015
preselect:


adi m busy ugbua, but ebe 10pm m ga adi free, bia na bedroom m kam yipu uwe m, n'abali, ka ihu nwoke ike m ji aga mba


angry

Tosh m kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:56am On May 13, 2015
imsuboi:
Ndewo unu o


smiley
So, i bu onye Igbo nwoke m? Ebelebe Igba
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:45pm On May 13, 2015
ifyalways:


angry

Tosh m kiss kiss kiss


obughikwa m dere ihe ahu. . . owu ndi computer hackers na ndi ekwensu mere ya ka odika m dere ya. kedu ka m ga esi wee dee ya bu ihe.

mbanu ify nke nani m, emekwala otua o, toshman nwere HIV, Hepatitis, Lymphogranuloma venerum, Donovanosis na Typhoid Fever. agakwala nso o shocked shocked
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 1:49pm On May 13, 2015
Ndi nile no na thread a emebichala......

Nani ira otu na ikwa iko ka unu passitara!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:43am On May 14, 2015
Lordave, onye amuma ugha abiala. Nso cheesy

Preselect, it's ova by Tonto Dike bu aha gi. I na enye nwanyi appointment na threadia? I wuru m n'ala final. Choi, chai Chei cry

Toshmann Bia oo. Bia nwoke oma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:50am On May 15, 2015
ify!!!!!!!!! shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked


angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 7:42am On May 15, 2015
ifyalways:
Lordave, onye amuma ugha abiala. Nso cheesy

Preselect, it's ova by Tonto Dike bu aha gi. I na enye nwanyi appointment na threadia? I wuru m n'ala final. Choi, chai Chei cry

Toshmann Bia oo. Bia nwoke oma.
Abiarubeghi m mana mmuo nso adakwasi la gi already, kee zi maka mgbe m ga ebikwasi gi aka n'ekpere?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:24pm On May 15, 2015
ifyalways:
Lordave, onye amuma ugha abiala. Nso cheesy

Preselect, it's ova by Tonto Dike bu aha gi. I na enye nwanyi appointment na threadia? I wuru m n'ala final. Choi, chai Chei cry

Toshmann Bia oo. Bia nwoke oma. .

ifybembe cheesy
ifystical ifylacious ifygrification cheesy
Nwa agbogho ma ihe m n'eri. Ka m ga weta condom. wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:27pm On May 15, 2015
grin grin

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odensibiri: 9:07pm On May 15, 2015
Ndewo, a chọm ị nye unu nsogbu, ma m kere thread nke na gọsiri ihe odide na asusu Igbo nga: https://www.nairaland.com/2316663/igbo-writing
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:24am On May 16, 2015
toshmann:


ifybembe cheesy
ifystical ifylacious ifygrification cheesy
Nwa agbogho ma ihe m n'eri. Ka m ga weta condom. wink
Toshistic Toshlacious.

Tosh onye nkem. Tosh egwu eji. Tosh worldwide. Tosh UK,US na Uwa nile. Toshmann birikwa ooo cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:25am On May 16, 2015
preselect:
ify!!!!!!!!! shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked


angry
Enyia ga one side Biko.
Byee
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:27am On May 16, 2015
Lordave:
Abiarubeghi m mana mmuo nso adakwasi la gi already, kee zi maka mgbe m ga ebikwasi gi aka n'ekpere?
Ife di egwu ga-eme. Lol

Vimi, ndeewo. Igbo bu Igbo, nma nma nu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 2:53pm On May 16, 2015
tonychristopher:
Nne, kedu ihe m ga ekwu, madu ka ana aria

juo okeipku
grin Ajo meat!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:04pm On May 16, 2015
Afurum Ikpu kariri mu yestadee sad munwa bu ikpu atuegwu, fukwaziri ikpu ka ikpu naru fa oso sad anyway onwero ife gbalu chukwu gharii. Tonychristopher ezi oyim....olee ije?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:13pm On May 16, 2015
ifyalways:

Toshistic Toshlacious.

Tosh onye nkem. Tosh egwu eji. Tosh worldwide. Tosh UK,US na Uwa nile. Toshmann birikwa ooo cheesy

embarassed embarassed embarassed embarassed

ifyalways:

Enyia ga one side Biko.
Byee

angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:14pm On May 16, 2015
Ufodu obodo ndia ina akpogasi afa, ha aga ekweta kwa na fa bu ndi Igbo (・∀・) amakwam ife nji ekwu,bifoo mmadu aduo ibe ya aka na onu sad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:23pm On May 16, 2015
maureensylvia:


wao
greetings my elders****bows down gracefully****
XBLadez

blym

Speakdatruth

PervyByNature

xynerise

pry

lagunna ( hope I got d spelling)

kr0ne

other monikers observed

my elders I greet u all, regarding to my contest, I need ur full supports and that of ur friends in this campaign, I believe u can do it, u can do it, u can do it.

Here is a bottle of hennessy, bitter kola with ose oji and a bottle of schnapps to make it official.

I greet u my elders
Nne biko supialu anyi a na Igbo, ejim afa chukwu abiama ayo gi (^~^) odikwa m ka imaru nma nwanyi, emesia ka ntinye gi na my list ಠ_ಠ

(1) (2) (3) ... (217) (218) (219) (220) (221) (222) (223) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 31
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.