Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,182 members, 7,807,595 topics. Date: Wednesday, 24 April 2024 at 03:55 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (221) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291651 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (218) (219) (220) (221) (222) (223) (224) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:28pm On May 16, 2015
Okeikpu:
Nne biko supialu anyi a na Igbo, ejim afa chukwu abiama ayo gi (^~^) odikwa m ka imaru nma nwanyi, emesia ka ntinye gi na my list ಠ_ಠ
Vote for her for miss nairaland sir.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:29pm On May 16, 2015
ifyalways:

Akpokwala m aha ozo.
A garam few pages back wu ebe i na agwa Asadike ya bia chere gi somewhere, na-agwa ya size ihe gi, ihe m chekwa na owu nke nani m ? angry angry

Toshmann bia biko.Bia metuo m obi, nwoke oma kiss Atleast with u,a gaghim enwe heartbreak because na adim n'mbu mara ihe i puru ime. Unlike some people ndi pretenders. angry

grin

Ole ndi suga bekee elu elu ebe a?
Ifynkwa, Ifymummy, Ifynnem, Ify nwanyi oma.....amu na ekene ooooo(⌒▽⌒)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:34pm On May 16, 2015
toshmann:


Ifykratic ifylacious ifylastica cheesy
Hapu onuku man, bia ka anyi mee ihe ahu. Oji m baaad now. Nwa mama need-iri something now now now now wink
Bia nwoke! O di ka i choru i si ebe isiri puta uwa narie?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:37pm On May 16, 2015
PervyByNature:
Vote for her for miss nairaland sir.
if voted 4her,wht do i av in returns ( ´ ▽ ` )
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:39pm On May 16, 2015
tonychristopher:


Choba ncha
grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:43pm On May 16, 2015
babyosisi:


Okeikpu kwa
Hiya!!
Afa njiri chi echichi ka unu ji agbaru ball. Nsogbu adiroo,ana eme nwa ogbu, o na aka n'aja angry

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 3:46pm On May 16, 2015
Lordave:
Ndi nile no na thread a emebichala......

Nani ira otu na ikwa iko ka unu passitara!
Afia zuchaa okeudene akpachili onodu.... Ndi mmadu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:52pm On May 16, 2015
Okeikpu:
if voted 4her,wht do i av in returns ( ´ ▽ ` )
The satisfaction that u helped our sister in achieving her dream.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:00pm On May 16, 2015
ifyalways:

Ife di egwu ga-eme. Lol

Vimi, ndeewo. Igbo bu Igbo, nma nma nu
ezi oyim dalu! grin ekenem gi!! ezi okwu, a like kam ihe anyam na fu ebe'a hoha! udo noduru unu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:05pm On May 16, 2015
Okeikpu:
Afurum Ikpu kariri mu yestadee sad munwa bu ikpu atuegwu, fukwaziri ikpu ka ikpu naru fa oso sad anyway onwero ife gburu chukwu gharii. Tonychristopher ezi oyim....olee ije?

onye fu ka amu na ekwe odi ka oga ara uwa


Nwanne trya turbo king ...big bottle it works wonders


Ona eme nwoke ma na okpu amu

Ikpu jeered
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:08pm On May 16, 2015
vimi:

ezi oyim dalu! grin ekenem gi!! ezi okwu, a like kam ihe anyam na fu ebe'a hoha! udo noduru unu grin

Bia gbaba oso
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:10pm On May 16, 2015
tonychristopher:


Bia gbaba oso

maka gini kwanu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 4:15pm On May 16, 2015
vimi:


maka gini kwanu

Ify, Asadike,babyosisi,lovelylilac. Ndia bu okeipku

Ha bu ihe anyi na slop Enebe ikpu ede cheque
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 4:20pm On May 16, 2015
ifyalways:

Ife di egwu ga-eme. Lol

Vimi, ndeewo. Igbo bu Igbo, nma nma nu
Ngwa nu, idi interested, ie, owuru I choro ka ihe ike mee gi, just taa kwiri m anya, m ga aghota
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 4:27pm On May 16, 2015
Okeikpu:
Afia zuchaa okeudene akpachili onodu.... Ndi mmadu!
cheesy cheesy

Eze ndi ihe ojo 1 of Nairaland, ekene m gi!

Ka ogologo ndu rute gi, ahu isike bu nke gi!


Ka Okpu Ikpu rute anyi aka ka anyi kpuo dika isi kpuo. Ekele m
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:43pm On May 16, 2015
Okeikpu:
Bia nwoke! O di ka i choru i si ebe isiri puta uwa narie?

Nwanne, owughi uzo isi bia uwa ka iga esi ahapu ya? Ichoro ishi na window laa? Biko hapugodi m aka joo. Nwa mama like-iri "something" and ify ji ya bu "something" cool

Okeikpu:
Ifynkwa, Ifymummy, Ifynnem, Ify nwanyi oma.....amu na ekene ooooo(⌒▽⌒)

Otu ndi ocha!!!! shocked shocked
Chei! Darfur bia lere o, ndi choro inara gi ify agbaala plural. grin bia, enyia. Lol. Biko werekwa okeamu gi a puo ebea.

Ifylastic di busy. Come tomorow
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:48pm On May 16, 2015
tonychristopher:


Ify, Asadike,babyosisi,lovelylilac. Ndia bu okeipku

Ha bu ihe anyi na slop Enebe ikpu ede cheque
grin grin grin odi egwu, udo maru over di anyi... anyi ga na kpa nu oge niine
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:27pm On May 16, 2015
toshmann:


Nwanne, owughi uzo isi bia uwa ka iga esi ahapu ya? Ichoro ishi na window laa? Biko hapugodi m aka joo. Nwa mama like-iri "something" and ify ji ya bu "something" cool
nwoke maa seefu grin egbuwalu gi isi grin ama agwotazi mmadu.... (╯︵╰,)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:33pm On May 16, 2015
lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:38pm On May 16, 2015
toshmann:






Otu ndi ocha!!!! shocked shocked
Chei! Darfur bia lere o, ndi choro inara gi ify agbaala plural. grin bia, enyia. Lol. Biko werekwa okeamu gi a puo ebea.

Ifylastic di busy. Come tomorow
Nwoke malukwa oge I kpolu nna gi iyi ⊙︿⊙
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:43pm On May 16, 2015
Lordave:
cheesy cheesy

Eze ndi ihe ojo 1 of Nairaland, ekene m gi!

Ka ogologo ndu rute gi, ahu isike bu nke gi!


Ka Okpu Ikpu rute anyi aka ka anyi kpuo dika isi kpuo. Ekele m
Nsogbu adiroo nwamu...... amu lulu gi ani. Uwa bu nke n'akpa onye oyoba Chi ya (・∀・)udo diri gi o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 5:56pm On May 16, 2015
tonychristopher:


onye fu ka amu na ekwe odi ka oga ara uwa


Nwanne trya turbo king ...big bottle it works wonders


Ona eme nwoke ma na okpu amu

Ikpu jeered
cheesy O nwelu mmanya ndi ara mu na fa no ebea na aluputa....afa ya bu cipro... I gbachalu ofu iko ñuo, akwara agbatia, bendizia ka ogede ndi umunede grin.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 6:41pm On May 16, 2015
Okeikpu:
cheesy O nwelu mmanya ndi ara mu na fa no ebea na aluputa....afa ya bu cipro... I gbachalu ofu iko ñuo, akwara agbatia, bendizia ka ogede ndi umunede grin.

Onye nkuzi....lol.ka mee order na eBay ugbua
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 6:48pm On May 16, 2015
Okeikpu:
Nsogbu adiroo nwamu...... amu lulu gi ani. Uwa bu nke n'akpa onye oyoba Chi ya (・∀・)udo diri gi o
Onye wu nwa gi? grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 6:51pm On May 16, 2015
Lordave:
Onye wu nwa gi? grin grin
nwa amu grin ighotago ife m delu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 6:55pm On May 16, 2015
tonychristopher:


Onye nkuzi....lol.ka mee order na eBay ugbua
Biko etinyekwana aka there, umu aka banyi na ami nyabu nkwu here agbapusikwaana ara.... grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Lordave: 6:56pm On May 16, 2015
Okeikpu:
nwa amu grin ighotago ife m delu grin
cheesy cheesy cheesy


Eze ihe ojo gburugburu 1 of Nairaland!

Omuma akpa aru!

Eze AMUsirike

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 7:12pm On May 16, 2015
Lordave:
cheesy cheesy cheesy


Eze ihe ojo gburugburu 1 of Nairaland!

Omuma akpa aru!

Eze AMUsirike
Kedu ife ojoo m na eme angry o munwa keru amu na ikpu? Ife ndia aburo aka oru Chi keru uwa.... grin ekwekwana ka iwe wee Asadike na Ifynkwa ⊙︿⊙
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:54am On May 17, 2015
Anakogheri..
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:21pm On May 23, 2015
Lordave:
cheesy cheesy cheesy


Eze ihe ojo gburugburu 1 of Nairaland!

Omuma akpa aru!

Eze AMUsirike

grin grin grin grin
nnaa e, o. eche m na toshman wu ajo mmadu until m jiri anya m hu okeikpu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 8:00pm On May 23, 2015
CaptainOjemba:
Anakogheri..
Nkita risia nsi eze ana ere ewu (¬_¬) Ndi mmadu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Okeikpu(m): 8:05pm On May 23, 2015
preselect:


grin grin grin grin
nnaa e, o. eche m na toshman wu ajo mmadu until m jiri anya m hu okeikpu grin
Biko ikpu onye ka I jiri anya gi abuo wee fu ?

(1) (2) (3) ... (218) (219) (220) (221) (222) (223) (224) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 26
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.