Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,569 members, 7,809,081 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 10:35 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (31) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291777 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (28) (29) (30) (31) (32) (33) (34) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:39pm On Nov 06, 2011
Ebelebe igba grin
@relax, isi gini? Lol. Nnaa ee, oge ozo m ga abia na threadia ag a m eji zinc pant Ify zutaralam with padlock ji jide ihe m safely maka adighi ama ama grin
Ihe wu maka nani Ify m kiss before Nwoke ibe m Aruba m ihe m na amaghi grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 3:54am On Nov 07, 2011
@ pres-elect
LMAO! Nwanne gi relax anahola onye ochu-nwoke. Mnuru na umu Okorobia ogoya churu ya oso, chupuya. cheesy cheesy

@ Ify
Sorry oo, I didn't know that you wouldn't understand it. I personally find it rude to say something to someone which they wouldnt understand. But I said "Strong woman! You're showing off your people's Igbo" cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:25pm On Nov 07, 2011
Toshi nwa amama anu a na-agba egbe o na-acho g-string. Umunwanyi ememinago gi. Chei ihe di n'ukwu e. I ga-ebunwukwa.
Toshi anana ka nai. The crown prince of umu mkpi efugo angry

Uwa wu paw paw

Dafur I ka no ebe a na-esighari umunwanyi imi n'ukwu? Jee choror ofu luru grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:44pm On Nov 07, 2011
Kedu my Creamy nwa? Creamy Creamy bia nu ka anyi mee salah na azutara m ram kajara akaja.

Agaba ekwe nka!!! ke ebe isi daputa? Ahuru m Felimbobo na woolwich police station, awu gi ka ogara iri-pot? oji kwa pickiture gi dia so ga kwa zuru afro kpuru ka ndi uwe ojii hara ga amata onye iwu otherwise iga aga kwa nga.

Ify meetie num na ukwu udara ahu ka anyi mee something but agwa kwala my Creamy nwa. tongue tongue tongue

Umu igbo happy salah. Awu zim onye Alakuba. cool cool cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 11:50pm On Nov 07, 2011
@presido
Eji m aka na owughi Ify m ka isi meetie gi n'ukwu udara angry enweghi m onu okwu for now.

@agaba mkpum. Emeela gi release? cheesy kemgbe unu ji mechaa riot grin welcome back to freedon wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 12:15am On Nov 08, 2011
Biko nu o,  Ihe ikwuru bu na Ano ma chu nwanyi.
O soso nde nwoke juru na tiredia. tufiakwa! lol.


Wete any girl for testing  cheesy cheesy cheesy cheesy oya ga gwa gi ihe ohuru egbe anyi mecha ihe ndi agadi neme na bedroom.

Chei, edemede igbo m joru njo. Oge ti kwam na nsogbu. chei!

Pres elect, Muna creamy no ugbwua. Ono na kitchen. Onwero ozi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:03am On Nov 08, 2011
^Bia nwoke m,m ga atu gi n'ala dokasia akwa gi ugbua.I kpuru isi?O gini jikoro Pres-elect na Creamy?Lezikwa anya nwanne! E jighikwa m "ihe m" eme 'okoroso garden park' . . .free for all.

FYI,owu agadi ekwe nka,ala wu otu chairman Presido1/Fromuk na-acho Creamy.

A gam agbahara gi taa mana edokokwala aha Nwa Darfur m na nwanyi ozo n'otu sentence ozo.O bughikwa njakiri ka m na-ama,a na m agwa gi okwu! lolz

@Odumchi,Igbo Aro na agba m gharii.biko gbaghara m ma o buru na m ghotafere gi,Nwa Mazi.

@Agaba,o putara na rute ugbu a,i mabeghi na Tosh wu nwanyi?chai,osisi eriela gi mugu ojo.

FromUK,get thee behind me!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:14am On Nov 11, 2011
Ify o cheesy Ada m ji eme onu kiss
Relax, jirikwa ya nwayo n'ebe creamy no.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:31am On Nov 11, 2011
@Ify

Anagim agbahara gi maka onweghi ihe imere. Oburo k'isi choroya agama suru gi so so Igbo etiti.

Yana, gini bu "ghari"?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 3:09pm On Nov 11, 2011
[flash=400,400]
https://www.youtube.com/watch?v=ZZMpEtotJxY[/flash]


Iwe oku ne we'm
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:15pm On Nov 13, 2011
^Owu oge nile ka iwe na ewe gi?Otu ubochi I ga-eji isi gi kuwa 'block' ka anyi nile were mata ma kwetakwa n'iwe na ewe gi.
Onye iwe!

@Odumchi,Congrats na oru-agwu ugwo Moduranshi.lolz.Ghari=mgbawoju anya=confused/not very clear.

Nwa Darfur m.m ga-eji nsusu tapu gi ire na onu.Anyi a choghi ima,Ikomus nwuo.lolz

Chukwu gozie ndi Igbo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 6:03pm On Nov 13, 2011
ifyalways:

^Owu oge nile ka iwe na ewe gi?Otu ubochi I ga-eji isi gi kuwa 'block' ka anyi nile were mata ma kwetakwa n'iwe na ewe gi.
Onye iwe!

@Odumchi,Congrats na oru-agwu ugwo Moduranshi.lolz.Ghari=mgbawoju anya=confused/not very clear.

Nwa Darfur m.m ga-eji nsusu tapu gi ire na onu.Anyi a choghi ima,Ikomus nwuo.lolz

Chukwu gozie ndi Igbo.

Ify omalicha nwanyi, chei! happy sunday!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:31pm On Nov 13, 2011
Ify Imelaaa.

Chineke goziekwa gi.

Amam na oru ohuruma ga ebuta ihoma na ebe anyi dum no.

Relax na ndidum nahu iha Sunday Oma!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:25am On Nov 14, 2011
Relax,ochu nwanyi otele ukwu.
Odumchi,oke mmadu,ya gaziere unu.Izu uka ohuru oma.

Nke onye na-eme di nma,Ngozi Olisa ka anyi na-ario.

ori ihe,ori ihe.lolz
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:56am On Nov 14, 2011
Asi asi. Toshi abughi nwanyi chaa
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:25pm On Nov 14, 2011
Chei,Agaba.

Tosh bu Osisi,not just a woman.Ewo,i matabeghi?Ndo nwunne.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:19pm On Nov 14, 2011
Ebelebe ugba nke igbakirigba. grin grin grin onye si na tosh wu nwanyi?
tosh bu kwoke kara aka. mara tosh gara ofu mahadum na naija.
but tosh wu otele. yes na me talk am.

Ama'm onye ma Osisi and Osisi ma onye ahu ofuma.

ifyalways:

FromUK,get thee behind me!
From behind Fromuk go enter front. Chie!!!! I like this ur cuns wella. grin grin grin behind wu ebe ano is what am singing now.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:10am On Nov 15, 2011
^Oh Chim.
O putara na iba na-eme m?
Pres,I na akowa na Tosh a bughi Osisi?I ri sure,jiri akpa skull gi abuo tuo bet?rofl.

Romeo=Ezeagu
Ikomi=Relax 101
Nnenneigbo =$akaraoku$
Ify=Pres-elect
Agaba=190

Ochi eze.
Nwa Darfur bia kpa m aka n'ahu tupu Iba na Oyi eme m ihe ojo.
Presido,Onye ihe "azu" na ari nma.I'm sure na aKworo gi n'azu as a baby till you were 10.Agadi ekwe nka.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:39am On Nov 16, 2011
ifyalways:

^Oh Chim.
O putara na iba na-eme m?
Pres,I na akowa na Tosh a bughi Osisi?I ri sure,jiri akpa skull gi abuo tuo bet?rofl.

Romeo=Ezeagu
Ikomi=Relax 101
Nnenneigbo =$akaraoku$
Ify=Pres-elect
Agaba=190

Ochi eze.
Nwa Darfur bia kpa m aka n'ahu tupu Iba na Oyi eme m ihe ojo.
Presido,Onye ihe "azu" na ari nma.I'm sure na aKworo gi n'azu as a baby till you were 10.Agadi ekwe nka.

Jee nuo ogwu iba. You hate me so much to say I am 190?
Akaraoku abughi nnenneigbo chaa
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:17pm On Nov 16, 2011
LOL,Aggy,I've missed you lots,o kwa ima?dearest dear kiss

Presido1=Mr Cork
Ghettochyk=Ennyluv(big LOL)
FromUK=Eko ile
Otele=Wale star
Toshman=Born2fuck
Odumchi=Ikamefa
wislet=Ammamat
Freecocoa=Jennykadri
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:56pm On Nov 16, 2011
grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:37am On Nov 17, 2011
^O na-ato gi ochi?

Ynot=Richyblack
Monshege=chyz*
Odunnu=Osisi
Oziomatv=Andre Uweh
ChinenyeM=Chiogo
Youngies=okija juju
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 11:41am On Nov 17, 2011
ifyalways:

Romeo=Ezeagu

Ọ wụ naani Romeo? Juliet na nsi gburu ha kwanu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:05pm On Nov 20, 2011
Umunne m unu hukwara egwu Bolu Liverpool na Chelsea? Unu huru otu anyi shi mee Chelsea ihe faketan(agaba419) mere felimbombo? Kuo ha without condom cheesy

Fake muoo iwe ekwekwala unu na anaghi m abia ebe ofuma, owu ihe by na marriage. De thing gwuru ike. Nani otu ihe ka m riga kemgbe two yrs. ugbua achoga m variety. Elee Felicia?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:17pm On Nov 20, 2011
Chei lekwanu nwa amama, anu a na-agba egbe O na-acho condom.

Onye nke how far? Obi di uto na igbahapuru ihe ji wee garute ulo.
'ba ama uyo uyo maagi'.
Ify p, kpachara anya gi

The crown prince of umukpi abatago. Okponana iri abuo na otu, towawawaaa!!!!!!!!!!!!!!!!!!! dgz

Igbo bu igbi ekene m unu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:14am On Nov 21, 2011
Faketanu m ooo cheesy fake kedu maka Felicia? Nnnaa meeeen, kemgbe afo abuo nani otu ihe ka m na eri, mana anuru m na Felicia dabatara America Biko iji data ya? Ka m try-ia variety. cheesy
Uwa wu otu mbia grin
Owughi m gburu abiola, nyem ihe m'erie rijuo afo! grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:23am On Nov 21, 2011
ifyalways:

Toshman=Born2fuck
Onye wukwanu ifunanya? angry

Bia bia bia, ihe o wughi nwata nwayi a na aghogbu darfur onuku undecided. Lol.
Ify, kedukwanu ihe iji akpo m nickname gi grin and at this moment oji m baaaaaad! E need-iri m a new action, eriela m one action for two good years, mbanu, it's time for change.

Ify baby cheesy Biko fax-iara m address gi, hapu anu mpam ahu I na e-decieve-u, bia kuo m action for two nights, kedu ebe ibi sef?

Ifysco ifysco cheesy, okunkwa ibe m wink
Anyi ma onwe anyi cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:38am On Nov 22, 2011
hewu!!!! shocked shocked shocked
oku na mmiri . . . .
nwoke ji nwanyi na achu nwanyi. . . . .
elee ebe oshi feputa? toshman umuagbara. imaputala from ulo nga? ishi okpukpu tongue
bia, i na egwukwa egwu, egwukwala ya ebe ify m nu. ibiala now angry ekwubeghi ekwu inyela ya aha. gini wu ifysco? angry

ebelebe igba!!!!!!
m gidekwe gi angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:14pm On Nov 22, 2011
LOL
Toshiiiiiiiiiiiie,touche moi.
Kedu ije?Nwanyi gi nko?

Bia Tosh gee nti ka m gwa gi,I tinye onugbona egusi oghoo ofe onugbo,tinye mmanu na nsala ogho ofe ede,tinye achi n'ofe ede ogho ofe achi,tinye ugba na ofe okwuru ogho ofe owerre etc therefore i nwere ike iri variety na otu mmiri ofe.lolz O wuru n'ike agwula gi iku site n'ihu si na azu,n'akuku,na ugbo ala,na bath ebe nile ebe nile.uzo nile wu uzo na marriage.

Pres mu nani.Mi permanent rove! bia gba m ogwu.

@Agaba,a na m anu.dalu.

Igbo bu Igbo ekelekwa m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:35pm On Nov 22, 2011
Ify Ona awu, mhu gi Obim ana Eti GBUM GBUM GBUM! wink wink wink wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:51pm On Nov 22, 2011
El biko jidekwa Obi na Ihe gi aka ike,iwe oku na ewekwa Nwa Darfur.LOL

Mgbe o bula m dabatara ebe a ahu na-atom ka sugar.Babies have been born,relationships cemented,homes made,akwunas got life clients(Feli-Tosh-agaba connection is for lyfe) site na threadia.

I love unu nile.
Nwa Darfur + 100
Baby m + infinity.

Ikomus na UsuRome,i dey miss una oh.Aggy show face for corner,a okwa ima na e-neediri m gi ugbua karia.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:50am On Nov 23, 2011
El Guapo:

Ify Ona awu, mhu gi Obim ana Eti GBUM GBUM GBUM! wink wink wink wink
ke m na aku m gberi gberi gberi cheesy
ifysco ifysco wink . . . . ayi ma onwe anyi
eziokwu m nile, aka kpaa felimbombo now eh, aga m aku ya mbomchi grin

anyways, ify, in the absence of feli-de-action, bia nu daa m aka n'obi. cheesy
hapu mugu ahu kporo onwe ya darfur, ogaghi anyu nshi kara aka angry

ify aga m eme gi ofuma n'abali. lekwa evidence

https://www.youtube.com/watch?v=qEd6QUbK2Mw
nani mu na gi

(1) (2) (3) ... (28) (29) (30) (31) (32) (33) (34) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 46
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.