Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,294 members, 7,807,997 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 01:54 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (32) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291667 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (29) (30) (31) (32) (33) (34) (35) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 12:02am On Nov 25, 2011
Chei!! Ukwu Nwanyi Owerri na thanksgiving.
Ife nile ge me Nabania!
Abum onye egwu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 12:50am On Nov 25, 2011
Nabania! Anyi ga takwanu ife umunwanyi a!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:07am On Nov 26, 2011
@ify
ihe mu na gi kwuru how far? izabeghi m ajuju m juru? elee mgbe i ga abia kuo gbizaaa cheesy anuru m na ima ya eme pieces grin
ify bikonu o, owu nani darfur onuku ka i ga n'enye ihe a? darfur aturu nwuru anwu, n'asa toilet na central london. grin

ify give me bottom belle cool-u my heart-io
woman give me bottom belle cool-u my heart-io
bonsue, azikiwe, bonsue, owe owe
iye,iye,iye,iye bonsue, azikiwe bonsue owe-owe


ify i kara aka wink

faketan!!!, faketanu mu oooo!!!!! biko bia k'anyi kpazie ihe joo, amaghi m ihe ify mega.
fake biko elee ebe m ga enweta feli-felistico sharp sharp, o di m nke ojoooo cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:15am On Nov 26, 2011
toshmann:

@ify
ihe mu na gi kwuru how far? izabeghi m ajuju m juru? elee mgbe i ga abia kuo gbizaaa cheesy anuru m na ima ya eme pieces grin
ify bikonu o, owu nani darfur onuku ka i ga n'enye ihe a? darfur aturu nwuru anwu, n'asa toilet na central london. grin

ify give me bottom belle cool-u my heart-io
woman give me bottom belle cool-u my heart-io
bonsue, azikiwe, bonsue, owe owe
iye,iye,iye,iye bonsue, azikiwe bonsue owe-owe


ify i kara aka wink

faketan!!!, faketanu mu oooo!!!!! biko bia k'anyi kpazie ihe joo, amaghi m ihe ify mega.
fake biko elee ebe m ga enweta feli-felistico sharp sharp, o di m nke ojoooo cool

Ha ha! Iwu onye wuru wuru! Ify kpachapukwa anyagi o! Wo choro ije egwu Owerre agbawunju anya grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:20am On Nov 26, 2011
odumchi!  angry
odumchi! angry
odumchi! angry

akporo m gi ugboro ole? angry kwanyere onwe gi ugwu o, maka na onaghi ara ahu ya arawa ahu.
aga m amawapukwa mmadu akpa amu o grin
ga jukwaa maka m,
awu m crown prince of umumkpi,
anu ana agba egbe o na acho condom
jidekwa onwe gi o . . . . hapuru m runs m cool
gaa chuo ke gi tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:28am On Nov 26, 2011
odumchi, biko hapuru m ify(darfur wu onuku, ify na aghogbu ya. a huru m na o na azazi pres-elect. typical onuku)
anyway, aha m wu toshmann nwa mama
agbusi gbara otele 1
eju n'efe n'elu
anu ana agba egbe . . o n'acho condom 1
crown prince of umumkpi1
the first son of the great ezeala1 of umumkpi, . . . . conqueror of the british empire.
grandson of ezemkpoto1 of umumkpi
great grandson of eleweukwu1 of umumkpi . . . . hero of the war of attrition of 1849.
great-great grandson of adagaduga . . . founder of the ancient kindgom of umumkpi and leader of the great migration from the land of adigboloja in the valley of zambezi to umumkpi just east of the niger

owughi m obele mmadu cool . . . . ihe a nile wu ka i hapuru m ify grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:08am On Nov 26, 2011
Nwoyeke ina ro nro.

Asim ga na munagin na ado Ify ado? Nmadi ona odo ihe bu nkeya ado? Nbanu.

Ka mkwuorogi, owuru na mchoro inaragi Ify mga emepuya. Kama m ma ihe mere mji hapu gi.

Ezigbote Eze k'ibu! grin
Mma na ha guru gi Oronro I na obodogi? grin grin

Biko Ify gba! Gbavuo, ga choro ebe di Anya zo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:53pm On Nov 26, 2011
Toshman nwa ama ama, the crown prince of umumkpi, anu a na-agba egbe O na-acho condom, agbakaria Ochoo G-string.

Felibombo no na obodo obama eri oge. lekwa akara ekwe nti ya

914obmobileF (dial backward). Mbobo nwere special number eji e enweta ya ugbua maka ejirila maka gbubia igwe okwu AT&T

@Odumchi

O dika bu nwanza? I makwa onye Tosh bu iji arunye ya aka n'anya isi na I na-asa ya okwu? Kpachapu anya gi o angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:46pm On Nov 26, 2011
LOL
unu ga-egbu mmadu nga,umu nne m.

Kedu nwa Darfur bikonu?Olee Pres-elect?Ihe nwanyi ji eso nwoke awughi nani maka "iti okwe" but also for "security".
Nwa Darfur ole ebe I gara?Lekwa Toshman ji "ihe ya" eme m oppress here.

Ihe Toshia na ado m akpiri.
Ihe Toshia gbara agba.
Ihe a na-eme m ahu somehow

Nwa Darfur owuru na m nye gi a couple of hours ma I putaghi bia were "ihe gi" jezuo m ahu nile,Im gonna grab the available one oh.HOHA!

Mmadu a ga adi ndu na esi mmuo mmuo?lol

Odumchi,dalu nwanne mana ihe Toshi a,hmmn ihe toshia bu ebelebe igba.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:18am On Nov 27, 2011
ifyalways:

LOL
unu ga-egbu mmadu nga,umu nne m.

Kedu nwa Darfur bikonu?Olee Pres-elect?Ihe nwanyi ji eso nwoke awughi nani maka "iti okwe" but also for "security".
Nwa Darfur ole ebe I gara?Lekwa Toshman ji "ihe ya" eme m oppress here.

Ihe Toshia na ado m akpiri.
Ihe Toshia gbara agba.
Ihe a na-eme m ahu somehow

Nwa Darfur owuru na m nye gi a couple of hours ma I putaghi bia were "ihe gi" jezuo m ahu nile,Im gonna grab the available one oh.HOHA!

Mmadu a ga adi ndu na esi mmuo mmuo?lol

Odumchi,dalu nwanne mana ihe Toshi a,hmmn ihe toshia bu ebelebe igba.

Chei, choi, chai, Ify egbuo m cry Ify m egbuola m o cry cry
Onye mere nke a? Isi na ihe tosh gbara agba? Olee ete ishi Mara? eeh?
Choi!!! Ofe mbano egbuo m, Ify egbuo m

Bia angry toshnwanyi! I chekwana okwu a agwula. Ibidobeghi.
Aga m api gi mkpuru ihe gi. I ga ahu m ma nro n'abalia. And na nro ahu, a ga m egosi gi ihu m na eji anyu nshi angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:40am On Nov 27, 2011
@ Ify

Udi nda inavu wu ndi why-oh! Atukwasikwa wo obi Nke ka nke Tosh a!  grin

pres-elect:

Chei, choi, chai, Ify egbuo m cry Ify m egbuola m o cry cry
Onye mere nke a? Isi na ihe tosh gbara agba? Olee ete ishi Mara? eeh?
Choi!!! Ofe mbano egbuo m, Ify egbuo m

Bia angry toshnwanyi! I chekwana okwu a agwula. Ibidobeghi.
Aga m api gi mkpuru ihe gi. I ga ahu m ma nro n'abalia. And na nro ahu, a ga m egosi gi ihu m na eji anyu nshi angry

shocked shocked shocked
Chinekem eh! Ibu onye amusi! Nde nmadi gbavuo nu oh!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:04pm On Nov 27, 2011
Darfur m!
Igbo si ahu dimkpa ahu ogologo imi ya,nwa Darfur tie m okwe ka dimkpa,kukasia ihe nile ka ahu juo m oyi once and for all.O gini di?I na-apaghari m ka akwa oge nile,biko a bu m agaba(i never pretended or decieved you),mee m something ga agaba so anya m ga apu n'ihe ukwu.

Pres-elect m,a huru m gi n'anya,a choro m gi kama na o dim ka oru isa toilet gi ahu di gi nkpa karia m.A choro m big bacon na big ihe daily.I ga ebuli kwa?lol

Mi rove kiss kiss kiss
Gbahara m.

@Odumchi,a mam si ivu mirima m but Pres elect wu mi rove.Biko hapuru m ya.lol
Tosh,get thee behind me ye worker of oru ekwensu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adaide1: 11:43am On Nov 28, 2011
@ ALL
Kpachara nu-anya. unu amakwa na ify bu nke opara nne m. jide nu onwe unu, aka. o-gi ni di? onye egwu flavour guoro ya je chara ndi okuelu. biko nu hapuru m ify, o. A ga-acho unu acho!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:30pm On Nov 28, 2011
ifyalways:

Darfur m!
Igbo si ahu dimkpa ahu ogologo imi ya,nwa Darfur tie m okwe ka dimkpa,kukasia ihe nile ka ahu juo m oyi once and for all.O gini di?I na-apaghari m ka akwa oge nile,biko a bu m agaba(i never pretended or decieved you),mee m something ga agaba so anya m ga apu n'ihe ukwu.

Pres-elect m,a huru m gi n'anya,a choro m gi kama na o dim ka oru isa toilet gi ahu di gi nkpa karia m.A choro m big bacon na big ihe daily.I ga ebuli kwa?lol

Mi rove kiss kiss kiss
Gbahara m.

@Odumchi,a mam si ivu mirima m but Pres elect wu mi rove.Biko hapuru m ya.lol
Tosh,get thee behind me ye worker of oru ekwensu.

Eheee smiley ka m sikwa. Obuzikwa Ify m di ihea. Asa hapuwa, agam ebuli, nothing mega. Chere m next week, m ga aku gi nkwa I ga eji enwe bow leg! Hapu tosh nwunye ya churu oso, o ga ahu m na nro this week. Nwunye ya na aguru ya egwu nelly uchendu "waka about" lol.
Asa m o, Obi eruola m ala ugbua. Cheeee cheesy.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:47pm On Nov 28, 2011
Flavour di egwu. Okwuziri ekwuzi uwa adighi nve. cool

[flash=400,400]
https://www.youtube.com/watch?v=ezl2s8-YDtY&feature=youtube_gdata_player[/flash]
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:45pm On Nov 29, 2011
Umunnem, Unu mana Xmas naha erute, Ke ihe Unu ga eJi Emerem Xmas? undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:59pm On Nov 29, 2011
ada - ide:

@ ALL
Kpachara nu-anya. unu amakwa na ify bu nke opara nne m. jide nu onwe unu, aka. o-gi ni di? onye egwu flavour guoro ya je chara ndi okuelu. biko nu hapuru m ify, o. A ga-acho unu acho!
Asa Igbo.
Ada di kajad.I di OK.
Ndewo n'ulo ndi Igbo na NLD.Ebe a onye o bula nwere onwe ha.Kwuo ihe obula,mee ihe obula,Usu e nweghi onu.
Err biko ada,O buru na Iga ekwe,ka anyi chiri gi siere Presido1 na Ikomi onya.Those boiz2men toro ato na london.luo nwanyi,mba.Muo nwa,olo.lata ulo,mba.Ala wu otu,year in and out.lolz
@Odumchi,dalu.Just what i needed this evening.
El,gbara umu Igbo nile worldwide ekeresimesi site na i weputa "akpa skull" gi abuo ka e were tinye n'ihe eji eli Oke nna anyi Ojukwu.ROFL

Nkemmm,nwa Darfur m,Biko bia. kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 9:38pm On Nov 29, 2011
@Ify
Onwe ogwu di da Egwu Igbo

El Guapo:

Umunnem, Unu mana Xmas naha erute, Ke ihe Unu ga eJi Emerem Xmas? undecided

Go gini ka iwetere anyi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nedu210(m): 10:33pm On Nov 29, 2011
igbo ekene mu, nke onye chilu ya zelu,onye sina umuigbo agayi ebi onyeahu bulu okuku uzo nakpuo ula. Igbo mulu ndewo, igbo mulu nze muo ozo nke onye na eme ya gazialu yao, isee!!! Umu igbo ka anyi nwee ofu obi ogadilu anyi nma. Ka udo chia na ndu ndigbo. KA CHUKWU MEZIA OKWU.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:26am On Nov 30, 2011
shhh, Ify gbanyuo oku Biko, mechie Uzo, shhhh, emezila noise. Ngwa , shhhh achoghi m ka ndi mmadu nu olu ayi, silence,
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:14am On Nov 30, 2011
Tosh noro jiiii.
I na-awughari too much.
Noro jiii.
Nwa Darfur ga-eji nti gi agwo ugba otu echi. . .n'oge na-adighi anya.

Ara chelsea a dago flat.chei
Ndi liverpool anwutuela ha ara final.
chai. . . Feli na chelsea nwere otu ihe in common ugbua.Ara ha abuo dara ada site n'aka ndi egwu bollu Liverpool na ndi na akwado ha(toshman)

@Nedu,ndewo.Chukwu gozie gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:14pm On Nov 30, 2011
Asa m esogbuzina. Tosh agaghi enye gi nsogbu ozo. O ga ahu m n'abali na nro.
Nonsense angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:06pm On Nov 30, 2011
Darfur ike nshi!
Enweghi ihe I ga emeli tongue gaa nyuo nshi. Even sef, igaghi anyuli nshi Kara aka grin

@ify de babe cheesy
Felimbombo ka Chelsea mma o grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:21am On Dec 01, 2011
We shall see angry

Ayi ga ahu angry. Infact o wu nani gi ga ahu ( ihu m na nro angry )

Anumanu angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 5:32am On Dec 01, 2011
Ke ife neme neba? Ke ebe umu nwanyi nno? Achorom ndi uku ukwu nno? kebe ngesi we ta hancha nile? Adim very fit, chei!
Ify over to you. Ti kwanyi na oda'm.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:11pm On Dec 01, 2011
pres-elect:

We shall see angry

Ayi ga ahu angry. Infact o wu nani gi ga ahu ( ihu m na nro angry )

Anumanu angry

Cheeeeeeee!!!!! shocked shocked shocked shocked.
Darfur Biko lekwe Ify werechaaaa!!!! Heee! Ala mbano eee. Biko darfur agaghim enye Ify nsogbu ozo. Biko achoghim ihu gi na nro ozo. Lekwa nu m oo! Biko nro ojooo m nwere last night achoghi m ya ozo.
Achoghi m ihu gi na nro again! shocked
Imakwa na ijoro njo, ekwesighi ihu gi n'abali. Na nro for that matter. Tufia.
Ify bye bye, lekwe onuku giDarfur werechaaaa!
Ka m nwee peace.

Elee Felicia sef?

@relax
Biko ihu any kajad otelented okpeke, tinye m na line wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:28am On Dec 03, 2011
N'kele wu uguru.
Oh choochi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:05am On Dec 03, 2011
odumchi:
Go gini ka iwetere anyi?

Echem unu bu Nde Christians - Acho burum iwetara unu a bottle of Aromatic Shnapps grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:20am On Dec 04, 2011
El guapo ihe m need-iri ugbua awughi schnapps. Ihe m need-iri ugbua wu akwuna kajara akaja.
With kajad laps. cool
Dika Felicia faketan napuru m.
Faketan aka agaba419
Elee gi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by freecocoa(f): 6:06am On Dec 04, 2011
El guapo na ndi otu gi,unu na kwasakwa aku,lota nu na tata bu uka,jee kpelu nu chukwu,mana unu nye kwa'm nwa obele scnapps onwero kwa ife omelu. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Relax101(m): 7:02am On Dec 04, 2011
^^^^ Kedu free cocoa? Bia nso kama gwa gi ihe di nkpa.
nnugo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:27am On Dec 04, 2011
Freecocoa,I choro i siwa isi tupu i jee uka?lol dikwa sure na i nodebeghi onye dika Toshman n'ulo uka. . .

Relax,oge obula ka i na-achoonye ga-abia gi nso.btw,a kponyere m gi "Ennyluv" but i juru ya.She fits your description,your bush meat!

Lol ala Owerri leeeee,uguru ga-adowa mmadu something.

Umu Igbo dalu nu.

(1) (2) (3) ... (29) (30) (31) (32) (33) (34) (35) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 47
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.