Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,148,637 members, 7,801,842 topics. Date: Friday, 19 April 2024 at 01:37 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (35) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291240 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (32) (33) (34) (35) (36) (37) (38) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 7:31pm On Jan 19, 2012
ifyalways:

Nwa darfur could have been the person but I think he's yet to get over the fact na faketan,Ikomus,Fromuk and tosh etc etc have drank from the same oil well.LOL

the oil well buru ibu and mmanu ya anaghi agwu-agwu. mana iwe m wu mgbe ndi a nile imere census ga acho ibia gbara mmanu ozo angry ha eriela, ha gawazie. ama m na mmanu gi na ato pieces, and onye richaa o ga acho iri ozo. mana darfur adachiela uzo kuo ya road block. onye m huru ebe a, onwu angry

akpughikwa m mmiri n'onu ekwu ya. ka m kwuo ya ozo, onye m huru ebe a, onwu angry angry


I have missed you Romeo.I notukwanu,check on us.
kedukwanu nke wu i miss-iri romanus? undecided . . . . . . . . . . heeeeeee angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:32am On Jan 20, 2012
Umunne m Jxt to remind You that Marriage mara Ify Gabu On Sunday -- Biko Onye obula na abianu Yiri Neat Corporate Suit to avoid Bouncers doin' their Job  grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by BlackPikiN(m): 11:45pm On Jan 20, 2012
ifyalways:

kiss nke m .
Ahu dimkpa ahu long nose ya.lolz
A nom gi n'azu ma n'elu sef,usu enweghi onu.Mana Igbo gi tata eghighi kee gi.many typos.Ikpu ara n'onu mgbe i na ede ya ka obu Ikomus hackiri account gi just so he'd get a kiss from me?

Ka m jukwa ozo,UmuIgbo kedunu Relax ? Nke onye na-eme di nma,Ngozi Olisa.

Onye bu Relax?

Happy New Year!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:56pm On Jan 21, 2012
El,i choro i kwuru mu na Nwa Darfur ugwo wedding anyi ?
hahahaaa
Otu a ka Chineke anyi di. . .agidigba oh.

Blackpikin,Relax101 wu nwanne anyi nwoke.He was once very vibrant here but is now MIA.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:05pm On Jan 21, 2012
Kedu ka eke si anya anwu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 10:48pm On Jan 21, 2012
^
Onye isi thread a alosala  grin. Amaghim aga eke za anya anwu, kowaturu anyi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by BlackPikiN(m): 12:00am On Jan 22, 2012
ifyalways:

El,i choro i kwuru mu na Nwa Darfur ugwo wedding anyi ?
hahahaaa
Otu a ka Chineke anyi di. . .agidigba oh.

Blackpikin,Relax101 wu nwanne anyi nwoke.He was once very vibrant here but is now MIA.


Relax bu forerunner BlackPikiN. cheesy

Ichotola Onye uku ukwu Relax si ki chotoraya?
Oka ne chege.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:10pm On Jan 22, 2012
Agggy !
M jide gi,a gam adokasi akwa gi.Na iwe na ogu,o bughikwa egwuregwu. angry

Blackpikin,hmmn.Owu ya metamorphosis bu ihea?Relax=Egg.lol
Udo di nwanne.A kam na-achoro gi akpa akpu,ababa engine.
Chetakwa na owu Ns(h)i juru n'ike. . .nothing else.

Hey,I dreamt of Otele last nite cheesy .Anya huru Otele kwa ya to link up,playtime is over.
Mi rove,Nwa Darfur,bia m nso. kiss kiss kiss
Izu uka ohuru oma,umunne m
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:46pm On Jan 22, 2012
odumchi:

^
Onye isi thread a alosala  grin. Amaghim aga eke za anya anwu, kowaturu anyi.
Okwanu akpala okwu. Juonu Obinna ma o bu I juo ify onwere ike kowaara gi. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:15pm On Jan 22, 2012
@Agaba
I ma aga aza eze ajuju o! grin

Ivulanu Ify osim juo go
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:48am On Jan 23, 2012
agabaI23:

Okwanu akpala okwu. Juonu Obinna ma o bu I j[b]uo ify [/b]onwere ike kowaara gi. grin
Akpozina m afa angry

lol,onye ga echetara m plot akwukwo JUO Obinna ozo ? Ogabara m nchefu.Okwa Tony Ubesie dere ya.
Chei,umu Igbo,anyi enweghizikwa ezigbo akwukwo agumagu Igbo. Books like ukwa ruo oge ya,Juo Obinna etc are good reads
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:37am On Jan 23, 2012
ifyalways:

El,i choro i kwuru mu na Nwa Darfur ugwo wedding anyi ?
hahahaaa
Otu a ka Chineke anyi di. . .agidigba oh.

Blackpikin,Relax101 wu nwanne anyi nwoke.He was once very vibrant here but is now MIA.

Loool grin grin grin Darfur must be ashamed of his Sorry self cool cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:43pm On Jan 23, 2012
^Loooool
Iwu onye apari.
Onye kwue ka o ha ya,umunna aturo ya meeting.Oko ko mmadu,o jekwuru mmadu ibe ya.

O bughi opara gburu nna ya,onye aka ruru ya kwa ozu.

LOL
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 6:42pm On Jan 23, 2012
ify m o cheesy
asa m hapu ndi apari ka ha zuzuma.
biko bia susuo m onu . . .   kiss ifiam kiss  chei . .  cheesy . . . ofe owere egbuo m o grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:23pm On Jan 25, 2012
Lmao -- Ify ekwesi kwara igwa gi agwa na Pres-elect bu HIV N'onu! grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:28pm On Jan 25, 2012
Ya buruwa.A gam amicha ihe nile!

El guo signature gi,guo nke m then were ire gi guo eze gi onu.Hapu ga anyi aka biko.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Valon4ego(m): 8:13am On Jan 26, 2012
*signing in* umunne n' umunna ekele unu o! Unu ga adi o! Chukwu chekwa ba kwa unu o! Wow! When was the last time i typed in igbo, Ebea k'anyi na #occupynairaland!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:23am On Jan 26, 2012
Tika tika niile na-eti ebe a bu ka ahukwa panti Ify grin Chei, uwa emebigo tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 2:19pm On Jan 26, 2012
agabaI23:

Tika tika niile na-eti ebe a bu ka ahukwa panti Ify grin Chei, uwa emebigo tongue

grin grin grin
Owu ma ikwuruya
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 3:09pm On Jan 26, 2012
Igbo eji eme onu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:31pm On Jan 28, 2012
Man U anaa nga, agha! cheesy
Arsenal anaa nga, agha! cheesy
Chelsea anaa nga, agha! cheesy
Manchester city anaa nga, agha! cheesy

O bu gini k'anyi ga emeee?
Anyi ga aga Liverpool o cheesy
Steven Gerard si anyi biawa,
K'anyi gaanu ebe ayi ga ebunu iko,
Agha!


Ochi atogbuonu m oooo

Onye si Mmiri Imo ataala, ya riiga ukwu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:24am On Jan 31, 2012
Wislet kedu maka high chief?still expecting my IV, you guys should not fall my hand.

Umunna m ndewo nu!
Biko, unu a hugo "help perx a nairalander in need " thread? Nwata ahu neediri enyem aka anyi nile.

A nyuko amiri onu, foam go appear.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:50pm On Jan 31, 2012
ifyalways:

Ya buruwa.A gam amicha ihe nile!

El guo signature gi,guo nke m then were ire gi guo eze gi onu.Hapu ga anyi aka biko.

Speechless lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:10am On Feb 05, 2012
Ifyyyy mu!!! kedu kwanu hahaha, umunwoke kedunu?? eji m aka na udo di LMAO
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:14am On Feb 05, 2012
Romeo happy new year. Kedu maka nwa boko haram gi ahu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:45pm On Feb 05, 2012
AgaBa Bleep u bro, nwuyem is not boko haram. Watch ur mouth
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:25pm On Feb 05, 2012
Lol!
Usurome.kedu kedu? Udo di excess.

Agaba don high, Ako nshi juru ya onu.gbaghara ya.

Where is darfur?snow and cold don kill am?lolz

Happy new week all. And "falantine" in advance.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by BlackPikiN(m): 6:28pm On Feb 05, 2012
^^Kedu kodi?

Umunnem Ndewo O.
Pls share this Igbo beatz. A fusion of old school highlife and hip hop
You will enjoy it.



[flash=400,400]
https://www.youtube.com/watch?v=wKwgikJlSGM[/flash]
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 8:47pm On Feb 05, 2012
^^^
Egwu a di uto, kama wo gara ime ya ka o ditu ogologo karia aga onhu odi.
Na agbenyegi ihe a, egwu ohu di nma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by veritaaz: 10:02am On Feb 06, 2012
Hello fellow igbo nigerian friends!
can someone please assist translate this into igbo language? i'm assisting my 7yr old with his school assignment on five sentences about Dogs. Thanks i await your response.

Dogs are the best companions a human could get on Earth
They are suitable to play with when bored.
They are loyal and will stay by your side.
They bark to alert of any stranger or strange actions
Dogs loves eating bones.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 1:00pm On Feb 06, 2012
veritaaz:

Hello fellow igbo nigerian friends!
can someone please assist translate this into igbo language? i'm assisting my 7yr old with his school assignment on five sentences about Dogs. Thanks i await your response.

Dogs are the best companions a human could get on Earth
They are suitable to play with when bored.
They are loyal and will stay by your side.
They bark to alert of any stranger or strange actions
Dogs loves eating bones.


Hey Veritaaz, you came to the right place. Here you go

1. Onwero enyi ka nkita madu nwere ike inwe na uwa.
2. Ha di nma iji egwu egwuregwu mgbe i no nmanma.
3. Ha na asopujere madu yana ha ga ano gi na nko.
4. Ha na agboje ka ha kwuoro gi mgbe onye i maro biara mo owuru ha huru ihe di iche.
5. Ita okpukpu masiri nkita.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by veritaaz: 5:09pm On Feb 06, 2012
Odumchi,
da a lu!
I can't thank enough, God Bless!!!

(1) (2) (3) ... (32) (33) (34) (35) (36) (37) (38) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 34
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.