Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,415 members, 7,808,481 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 12:37 PM

Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture - Culture (2) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture (23251 Views)

The Importance Attached To The 2nd Child(orlu) In Igbo Culture. / Ndi Be Anyi, dem-people Na-ekele Unu. / Showcasing Igbo culture (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply) (Go Down)

Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by NRIPRIEST(m): 10:04pm On Oct 14, 2011
Igbo bu Igbo ndi oma mu ji eme onu ekeneem unu ncha nine. Ma nwoke,nwanyi nakwa umu ntakiri.
Na ezi okwu abum onye Umuoji na idemmili mgbago(north)loca government di na steeti Anambra. Asusu Igbo,omenana ya na ife nine gbasalu umu Igbo na ebu mu isi di egwu !! Na Idemmili, mmadu mee ife di mma anyi asi ya dalu ma obu ndeje.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:05pm On Oct 14, 2011
olaniyi .o:

igbo language my manliness
This thread is not for stinking pigs like you, so scram Ikwi-kwi.

1 Like

Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by freecocoa(f): 10:07pm On Oct 14, 2011
Ndi bee anyi biri nu o,muo nu o,zuo nu o,kachakwa nu o,ise eee,ekene mu unu o.
Nwa nna andrew, isi okwu nkea ibidoro amaka,na ezie ona som uso nke ukwu ma nfu ka ndi bee anyi na emeko ife onu,ka anyi biakorita onu gosi ndi NL na anyi zulu ka emee.
Mu wa bu onye AWKA. Udo dili unu.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:08pm On Oct 14, 2011
NRI PRIEST:

Igbo bu Igbo ndi oma mu ji eme onu ekeneem unu ncha nine. Ma nwoke,nwanyi nakwa umu ntakiri.
Na ezi okwu abum onye Umuoji na idemmili mgbago(north)loca government di na steeti Anambra. Asusu Igbo,omenana ya na ife nine gbasalu umu Igbo na ebu mu isi di egwu !! Na Idemmili, mmadu mee ife di mma anyi asi ya dalu ma obu ndeje.
Imeela nwa Umuoji. Ndeje di kwa uto. Ke ndi ozo na asu ndeje?.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Parisgoodman(m): 10:09pm On Oct 14, 2011
pls can som1 translate ''mtcheew'' in igbo language?
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:10pm On Oct 14, 2011
freecocoa:

Ndi bee anyi biri nu o,muo nu o,zuo nu o,kachakwa nu o,ise eee,ekene mu unu o.
Nwa nna andrew, isi okwu nkea ibidoro amaka,na ezie ona som uso nke ukwu ma nfu ka ndi bee anyi na emeko ife onu,ka anyi biakorita onu gosi ndi NL na anyi zulu ka emee.
Mu wa bu onye AWKA. Udo dili unu.
Imeela. Ndi Awka juputakwara na nairaland. Ndi di ka Udezue no kwa na akuziri anyi olu Awka. Ji sie ike.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:12pm On Oct 14, 2011
Parisgoodman:

pls can som1 translate ''mtcheew'' in igbo language?
Biko, this is not a translation thread. It is about greetings, well-wishing, aknowledgement and salutations in Igbo language and culture.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by NaijaNaWaa: 10:13pm On Oct 14, 2011
Igbo ndi oma, obum ka na akpo Naija-na-waa. Abum nw'afo Igbo. Asim ka nkelee ma kwadoro kwara unu bu nd'Igbo na NL. Jide kwanu ka unu ji. Biko nyenu aka maka ime ka ala Igbo di nma. Nyenu aka n'ikpochapu ndi ojoo juru na ala Igbo. Meenu ka Igbo gaa-nu-ihu maka odinma  Igbo n'ile.

Udo Chineke dikwara unu n'ile.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by TomFord: 10:14pm On Oct 14, 2011
translate 'lol' as well
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Sonofpeace(m): 10:17pm On Oct 14, 2011
emere akaa? ogbuzulu from Nkanu
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:18pm On Oct 14, 2011
NaijaNaWaa:

Igbo ndi oma, obum ka na akpo Naija-na-waa. Abum nw'afo Igbo. Asim ka nkelee ma kwadoro kwara unu bu nd'Igbo na NL. Jide kwanu ka unu ji. Biko nyenu aka maka ime ka ala Igbo di nma. Nyenu aka n'ikpochapu ndi ojoo juru na ala Igbo. Meenu ka Igbo gaa-nu-ihu maka odinma  Igbo n'ile.

Udo Chineke dikwara unu n'ile.
Udo Chineke di kwara gi. Asusu Igbo bu anwu-anwu.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:20pm On Oct 14, 2011
Sonofpeace:

emere akaa? ogbuzulu from Nkanu
A nam anu emere aka. Ugbua ka matara na o bu olu ndi Nkanu. Imeela.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by NRIPRIEST(m): 10:23pm On Oct 14, 2011
Andre Uwe, dalu nwannem maka na ezigbo afa ka ego. Na Idemmili, Umuoji,Obosi,Uke,Ojoto,Oba,Ogodi na Nkpor na asukwa "NDEJE". Fa na asikwa "imelu ofuma" ma obu "imeka".
And for those who where not invited here in the first place  but only to come here and start insulting the beautiful IGBO race out of jealousy and hate, I have a response for u, and here it goes, ka umu gi na umu umu gi bulu akwuna na ofu ogoli, amen!!!
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by yabadabado: 10:29pm On Oct 14, 2011
50 GBOSA FOR ANY ONE THAT CAN TELL ME happy birthday IN IGBO, CUS THIS IS NOT POSSIBLE IN YOOBA, this is not a tribal paroooo, abeg oh, all tribalistic shall give birth to ewu on Christmas day.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by NRIPRIEST(m): 10:32pm On Oct 14, 2011
Refer to my last post.
Ogodi=Ogidi. Ebe Chinua Achebe sili bia.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:33pm On Oct 14, 2011
yabadabado:

50 GBOSA FOR ANY ONE THAT CAN TELL ME happy birthday IN IGBO, CUS THIS IS NOT POSSIBLE IN YOOBA, this is not a tribal paroooo, abeg oh, all tribalistic shall give birth to ewu on Christmas day.
Biko, this is not a translation thread. Translation thread already exist in this culture section of nairaland.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:36pm On Oct 14, 2011
NRI PRIEST:

Andre Uwe, dalu nwannem maka na ezigbo afa ka ego. Na Idemmili, Umuoji,Obosi,Uke,Ojoto,Oba,Ogodi na Nkpor na asukwa "NDEJE". Fa na asikwa "imelu ofuma" ma obu "imeka".
And for those who where not invited here in the first place but only to come here and start insulting the beautiful IGBO race out of jealousy and hate, I have a response for u, and here it goes, ka umu gi na umu umu gi bulu akwuna na ofu ogoli, amen!!!
Oga diri gi mma. Idemmili nwere otutu obodo mepere emepe. Unu na agbali. Ha nwekwara otutu ndi ji ego ma gukwa akwukwo.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by ASANIGBO(m): 10:37pm On Oct 14, 2011
I mere nke oma were weputa atumatu di otua, ganiru akwumgi n'azu.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by NRIPRIEST(m): 10:38pm On Oct 14, 2011
@yabadabado, christmas in my own humble Igbo translation means anuli omumu jeeso.
I hope this helps a bit, Daalu nwanne.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:40pm On Oct 14, 2011
Obughi nadi Isinweke na asii anwunoo. Ndi ozo na ekwu otua bu: Umualuwaku, Ehime, Ezeoke, Umunumu, Nzerem, Odenkume, Onicha Uboma, Abueke, Umuariam etc.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Nobody: 10:41pm On Oct 14, 2011
That Language is distorting some Igbo people mentality!
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:41pm On Oct 14, 2011
ASANIGBO:

I mere nke oma were weputa atumatu di otua, ganiru akwumgi n'azu.
Onye nwe anyi gozie gi. Asusu Igbo ga di ndu ruo mgbe ebighi ebi.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Nobody: 10:43pm On Oct 14, 2011
Ndi ba anyi ndewo nuo. Ka Olisa bi na igwe na agoziri anyi ala Igbo, ka nmeri na oganiru buru kwa okpu eze anyi oh!!! Iseeee!!!! A bum nwa ama Nkanu, na Enugu. Nkea bu ufo di ekene anyi nwe na be anyi.

Go well: noo de
Welcome: Te eje (de eje)
Good work: de enyo
Thank you: de eme

Udo diri unu.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:43pm On Oct 14, 2011
all4naija:

That Language is distorting some Igbo people mentality!
Brain-dead baboon, get lost as this is not meant for your likes, udele.

1 Like

Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by mbatuku1: 10:44pm On Oct 14, 2011
L'ala Ngwa lakuku kanyi, anyi de-ekwe 'mazi'. ChinenyeN nwannem nwoke bia, o nwere ike i kowara unu koma. Ide Igbo na-enye m nsogbu. Unu eweli iwe.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:47pm On Oct 14, 2011
Bandit C.:

Ndi ba anyi ndewo nuo. Ka Olisa bi na igwe na agoziri anyi ala Igbo, ka nmeri na oganiru buru kwa okpu eze anyi oh!!! Iseeee!!!! A bum nwa ama Nkanu, na Enugu. Nkea bu ufo di ekene anyi nwe na be anyi.

Go well: noo de
Welcome: Te eje (de eje)
Good work: de enyo
Thank you: de eme

Udo diri unu.


I mere ofuma. O dikwa ka ndi Nnewi ha asii de eme. Ana m amuta ihe bara uru ebea.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Nobody: 10:51pm On Oct 14, 2011
Andre Uweh:

Brain-dead baboon, get lost as this is not meant for your likes, udele.
Aggressive m.o.r.o.n! Ignorant f.o.o.l!  I can't imagine myself learning that language for the simple truth many of them are just too arrogant and stupid. Sorry! I don't find some of them interesting in any way. If Igbo man was in your circle expect some disturbing thing to happen. So, why learn the zombie language? Tell me!?
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:52pm On Oct 14, 2011
mbatuku1:

L'ala Ngwa lakuku kanyi, anyi de-ekwe 'mazi'. ChinenyeN nwannem nwoke bia, o nwere ike i kowara unu koma. Ide Igbo na-enye m nsogbu. Unu eweli iwe.
I gbaliri nnukwu. Onye kwe Chi ya ekwe. I kwe na i ga amuta edemede Igbo, Chi ga enyere gi aka. Ejerem ulo akwukwo sekondiri makwa mahadum na Ala Ibadan. Mana agbara m mbo muta ka esi ede Igbo.
Udi diri gi.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by aloyemeka1: 10:53pm On Oct 14, 2011
I thought Igbo language is dead?. Who are these people still writing it?. Are they ghosts?.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by freecocoa(f): 10:56pm On Oct 14, 2011
Andre Uweh:

Imeela. Ndi Awka juputakwara na nairaland. Ndi di ka Udezue no kwa na akuziri anyi olu Awka. Ji sie ike.
oh nwanne'm de mee o,

Onye Awka obuna no ika,nekwe ikpele'm na ana.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 11:03pm On Oct 14, 2011
aloy/emeka:

I thought Igbo language is dead?. Who are these people still writing it?. Are they ghosts?.
Emeka, biko dee ma kowaa na asusu Igbo.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by NRIPRIEST(m): 11:03pm On Oct 14, 2011
Andre nwannem, daalu soo. Mana kam gwa gi ofu ife. Igbo nile nwelu ndi gulu akwukwo ma nwe kwaa ego. Oteela mu ji na agu ife nile ina ede ebea,nakwa obi anuli juputalum maka na enwelu onye di ka gi ebea!
Nya bu na ekpele mu na isi gi na ezi na ulo gi bu na chukwu g a eme ka gi, umu gi na umu umu gi bulu ndi eji eme onu na okpulu anyanwu!!!
Gi bu Andre Uwe site tata bu oke osisi eji ama atu na ALAIGBO NILI !!!
Henceforth,everybody should address Andre Uwe as"oke osisi". So, says the man from Nri lineage.

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply)

Ghanaian King, Céphas Bansah Rules Via Skype From Germany, Builds Jail For Women / Eze Ndigbo Title Remains Banned – Deji Of Akure / Edo Colonized Yorubaland Not Vice Versa.

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 34
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.