|
romeo (m)
|
Biko achoghim ka unu si n'izuta utaba banye n'ime ahia 
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
gwam gwam gwam, gwam umu ato n'achu ibe ha mana ha agahi agide ibe ha? <shyt, i forgot how that one goes> {igbo m a diwala crusty} 
|
|
|
|
|
|
presido1
|
amaghi m ya Happy new year!!!!
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
Prezy prezy, hapi nu ya.
ok, i si m gwa gi ihe owu?
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
yes! gwa anyi ihe obu anyi amagi ya besides kedukwa nke bu igbo gi idi krusti 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Gwam ihe gba aka baa ala, chiri umu puta?
|
|
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I dara ya!
O bu Ede
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Gwam umu nne abuo no n'ulo ma ha anaghi ahu onwe ha.
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
yes! gwa anyi ihe obu anyi amagi ya besides kedukwa nke bu igbo gi idi krusti  as in, igbo m is not the best. ok, answer: ceiling fan.
|
|
|
|
|
|
Uzzyan (f)
|
Gwam umu nne abuo no n'ulo ma ha anaghi ahu onwe ha.
Aki gbara mkpi
|
|
|
|
|
|
presido1
|
as in, igbo m is not the best.
ok, answer: ceiling fan.
but ceiling fan bu oyibo now, eche m na gwam gwam gwam bu igbo thing.Anyway igbalia la.
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
gwam gwam gwam, gwam ihe chere gi ogu n'onulo gi 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
onye zata ya mnye ya nsusu karaka 
|
|
|
|
|
|
presido1
|
Atuturu,(slippery mud). i will only collect ur nsusu on my chick not lips. ngwa bia nye mu ya now ana enweghi onye no ebea.
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
ngwa were ya nmwa 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
hey nitie
hi baby where have u been?
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
having prob with me comp.
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
ok, well ve been so busy myself and my messenger is bad, no time to fix it
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
kedu mgbe iga e dozi komputa gi 
|
|
|
|
|
|
presido1
|
kedu mgbe iga e dozi komputa gi  echi no mind me i be fake brother. anyi abuo wu ofu inugo. meanwhile enweteghi m nsusu gi. Fake agam akota  ihea ka ino ebe a aru.
|
|
|
|
|
|
doncaster (m)
|
chei i know this but can remember any now. Nightnurse you are here alone? How are you.
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
echi no mind me i be fake brother. anyi abuo wu ofu inugo. meanwhile enweteghi m nsusu gi. Fake agam akota  ihea ka ino ebe a aru. fake ewegi nwanne na nairaland so stop lieing. besides i package ur nsusu send to u so if u no get am na sara 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
chei i know this but can remember any now. Nightnurse you are here alone? How are you.
kedu oye gwara gi na anom alone? u no see faketan, presido and others? abi u need my glasses 
|
|
|
|
|
|
doncaster (m)
|
so how are u doing? i pm you already
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
sorry i aren't using messenger right now
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Okokobioko!!!!!!!!! anyi esi go na gwam gwam gwam banye na YM? hmmmmm boys amu ha di sharp 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
romanus ihukwala ihe m huga nga ooo. emechaa ha asi na a bum toshnwanyi. ala ibo bikwa lere oooo
|
|
|
|
|
|
presido1
|
Owu ihe mutara na ka toshwomann lol Romanus owu nke iga ahu osiso. Doncaster ga n'iru but na ede na asusu igbo. nurseabali ashi kwala don ashi with anything biko.
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
agam agbakwa some guys ogwu this night oo m'oburu na unu e take gi time unu 
|
|
|
|
|
|