|
echelon (m)
|
Apiti
Gwam ihe a gbara na mba nu ya na mba?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol echebobo.  a nam na o nani gi ga azata ya. Apiti
Gwam ihe a gbara na mba nu ya na mba?
o dim ka o bu egbe ala/egbe ndum .  @topic,gwam dum,gwam yom ?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
lol echebobo.  a nam na o nani gi ga azata ya. Isi aha m ka Kilimanjaro  o dim ka o bu egbe ala/egbe ndum .  I zatara ya! @topic,gwam dum,gwam yom ?
Amaghi m nke a. Onye ma ya gwa anyi
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Isi aha m ka Kilimanjaro  I zatara ya! Amaghi m nke a. Onye ma ya gwa anyi . . .lol. i si na i maghi ya?ebelebe igba.unu ga egburu m ewu then.  osisa ya bu eluigwe na ala  @topic,gwam ihe kuru aka n'ime ohia ?
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ok.mana ekwuteghi m ya na mbu.  lekwa otu esi ekwu ya: gwam ihe kuru aka gbaba ohia ? i zatara ya anyway. @topic,gwam ihe kuru mmiri la n'elu? gwam akwa chukwu suru na anaghi ako ako? gwam ihe mere eze obe akwa? gwam otu ibe ji zuru uwa onu?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
O di mma. Ya na i ma na i kwuteghi ya na mbu?
Aziza gwam gwam 1. Aki bekee 2. Ire 3. amaghi m ya 4. Onwa
Gwam ebughi uzo, ekpeghi azu?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao. echebobo atola m now.E mere m mistake na nke ato ahu mana e nwerekwara m ike forgeia ya  well ,lets say,NSI oku  e bughi uzo,e kpeghi azu? ikikere ukwu  gwa m : ihe mere eze ora ntu? nwanyi oma nochiri uzo,onye bia o susue ya onu? umunne abuo no otu ebe ma ha adighi ahu onwe ha anya? otuto onye o bula bisere onu? a gawa agawa o buru uzo,a lawa alawa,o kpeta azu?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
e bughi uzo,e kpeghi azu?
Mba. O nkita gwa m : ihe mere eze ora ntu? nwanyi oma nochiri uzo,onye bia o susue ya onu? umunne abuo no otu ebe ma ha adighi ahu onwe ha anya? otuto onye o bula bisere onu? a gawa agawa o buru uzo,a lawa alawa,o kpeta azu?
Ngwa, ka m nwaaa oke m 1. Ube 2. nke a tara akpu!3. Aki gbara mkpi 4. amaghi m nke a 5. Onyinyo mmadu Odi m ka m nwere 60% (B)  Gwam kpotokpoto n'obi ogaranya?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol .Nwoke ike. nwanyi oma nochiri uzo,onye bia o susue ya onu ? nsi a nyuru na uzo,onye gafete ya bufo aso  otuto/etuto onye o bula bisere onu? Ara ! kpotokpoto na obi ogaranya . , o gbara m nchefu mana o dim ka o bu nkita ma obu otu anumanu  gwam Nri oma no na bem Nna m mana e weghim ike iri ya? Umunne abuo na anaghi emetu onwe ya aka?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
otuto/etuto onye o bula bisere onu? Ara !
Aka na-ebisa ya onu ruo taa!!! kpotokpoto na obi ogaranya . , o gbara m nchefu mana o dim ka o bu nkita ma obu otu anumanu  Eriri udo enyi gwam Nri oma no na bem Nna m mana e weghim ike iri ya? Umunne abuo na anaghi emetu onwe ya aka?
Ndi a takwara akpu, mana ka m nwaa oke m 1. Nwanne m nwanyi mara mma 2. biko nyere m aka. lol
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ok.i zatara nke i zara. umunne abuo na anaghi emetu onwe ya aka?eluigwe na ala topic,gwam nwanyi oma ana apiwa onu mgbe o bula?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
topic,gwam nwanyi oma ana apiwa onu mgbe o bula?
Udara! Gwam ihe na-acha zaa n'ikpa Gwam anu nwere otu ukwu Gwam ihe buru gi uzo taa oji awara awa
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ihe na acha zaa na ikpa- - - - - utu anu nwere otu ukwu- - - - lol,no idea ihe buru m uzo taa oji- - - - mbo akagwam ihe mere ede o be nwi ? 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Anu nwere otu ukwu = Ero
Ihe mere ede o bee nwii. Mba mba Ify i dara ya. Ihe a bughi gwam gwam gwam.
|
|
|
|
|
|
Scopium (m)
|
Gwam gwam gwam gwam umunne abuo na-adighi ahu onwe ha anya?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao o kwa na o bughi gwam gwam gwam? lol uburu eke m achowala ikpochi be that  then maybe o bu ilu  @scorpion onwa na anwu/umu ejima no na afo  @topic,gwam ihe chiri umu gbaba ohia?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
lmao o kwa na o bughi gwam gwam gwam? lol uburu eke m achowala ikpochi be that  then maybe o bu ilu Ama m nke oma na I mara na o bughi gwam gwam gwam. O bughikwanu ilu. O di ka i si gwam onye mere mmiri jiri baa opi ugboguru? @topic,gwam ihe chiri umu gbaba ohia?
O di ka anya ura na-eme gi? O di mma gwam zaa ya. I zata ya m zutara gi lunch($10) Ihe I choro ikwu o bughi: Gwam ihe gba aka baa ohia chiri umu puta?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Ok,Mazi echelon,i ma na akala m  am trying so hard to cheta ihe onye nkuzi m na sekondary skull guziri m . ngwa ihe gba aka ba ohia chiri umu puta bu erhmOka ma o bu ukpaka 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
lol Ok,Mazi echelon,i ma na akala m
news! ngwa ihe gba aka ba ohia chiri umu puta bu erhmOka ma o bu ukpaka  Asisa ya bu Ede
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
news abughikwa akuko ifo  nkea bu akuko uwa !  @topic,gwam ihe no gi na ihu/iru na ututu,noro gi na azu na uhuru chi ?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Eee, o bu akuko uwa na i kaala nka  Osisa ya bu Onyinyo mmadu (shadow)
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Echelon nke ahu gbasara gi.old age is a pride na ala m  @topic gwam ugwo ogbenye na ogalanya ji ?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@topic gwam ugwo ogbenye na ogalanya ji ?
Onwu
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Gwam okorobia na-eti igba n'ugwu
I zatakwa ya!!!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Gwam okorobia na-eti igba n'ugwu
I zatakwa ya!!!
hehe gini ga eme ? osisa ya bu ozodimgba ma o bu oku okpo  e chetaghizim ya mana onye nkuzi igbo anyi a kuzirikwara ya theni think na o bu otu anu sha.infact o gbara m nchefu  @gwam agbogho isi abu(pus) ?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I dara ya  Osisa ya bu Ide mmiri (flood) Agbogho isi abu = Udara Gwam aku (wealth) onye na agba ya anya mmiri?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ok oooooo,a gbalili m sef were attemptia ya  aku onye na agba ya anya mmiri? a nwuru oku  (smoke) i si na azataghim nke a,m ga aga eburu akwukwo igbo . . . .by Prof A.B.C NWOSU gupu ya aju na anya now 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I zataghi ya!  Usara ya bu Utaba! she will now go and read 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
O dikwa egwu. ana m alaghachi back to bed.let me go and mara otu mmiri siri banye na opi ugbogiri  Echelon mana i ma na o tara akpu ,i try jare  akwukwo igbo here i come. @Topic,gwam ihe mere dimkpa o tukwuru ala nyuo amiri ? 
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
@Topic,gwam ihe mere dimkpa o tukwuru ala nyuo amiri ?  ifyyyyy  i wu onye apari  o ihe no na etiti ukwu ify  azatara m ya? 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
rofl ndi nmehie in d house. MBA I zataghi ya.a ghaghim ekwu osisa ya Ugbua. let others try.  gwam ihe mere dimkpa o tukwuru ala nyuo amiri 
|
|
|
|
|
|