|
nightnurse (f)
|
i love u all 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
suo ya n'igbo "ahuru m unu nile n'anya"
|
|
|
|
|
|
Uzzyan (f)
|
gwam ihe mere eze jiri yacha ntu? Biko zaa nu ajuju nke di n'enu tupu unu ajuo nke unu O ga-eme ka ine atuo uto.
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
gwam ihe mere eze jiri yacha ntu? Biko zaa nu ajuju nke di n'enu tupu unu ajuo nke unu O ga-eme ka ine atuo uto.
Ube
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Gwam mkpuru akwu chara be nna gi ma igaghi ata ya ata?
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Gwam ihe jiri ikpere gazuo ubi?
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
yes yes yes, ogu is right
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
Gwam mkpuru akwu chara be nna gi ma igaghi ata ya ata?
nwagbogobia (your sister)
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
nwagbogobia (your sister)
I zara nke oma. gwam ihe chiri nsi ewu laa na-elu?
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
hmmm, i rememer "gwam gwam gwam" mana, enweghi nke obula m chetara. 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
Gwam mkpuru akwu chara be nna gi ma igaghi ata ya ata?
nwagbogobia (your sister)
e nwekwara ndi ga ata the thing o  . . . ma chi 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
toshi isi adighi gi mma. I ga-ata?
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
ifylayer, onye huru eziokwu ya kwuo  anuru m na mpa romanus ekweghi ya na nwanne ya nwanyi noro n'otu room at all. the man na atu romanus ujo  amaghi m why? 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Toshmannni!! toshmanniii ojighi gi na onu ma otu. gwam gwam gwam nwoke ocha gba aka ari elu?
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Toshmannni!! toshmanniii ojighi gi na onu ma otu. gwam gwam gwam nwoke ocha gba aka ari elu?
presido Ojighi ya. na onu chaaa. Agwoifylayer, onye huru eziokwu ya kwuo anuru m na mpa romanus ekweghi ya na nwanne ya nwanyi noro n'otu room at all. the man na atu romanus ujo  amaghi m why?  Romanus ka m juokwa, O, o bu ezi okwu?
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Ezigbo asi kara aka!!!!!! onwere onye noo ebea na amaghi anu a na agba egbe o na acho condom? toshy cardiff 
|
|
|
|
|
|
|
|
OgidiBoy (m)
|
I no blame you !!! so many threads on Nairaland na so so Igbo. Na Wa Oh
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Na culture thread nah. Ogidi boy keduzi ihe bu iwe gi? O di ka I maghi asu? We no go abuse you bro. Gwa gwam gwam means tell me, tell me tell meĀ  Are you ok? Romanus nwa ama ala. Ijighi ujo eri abacha.
|
|
|
|
|
|
Uzzyan (f)
|
Juo nu m nu Gwam gwam gwam gwam ezigbo aha faky na nighty
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
Which one is this gwam gwam gwam??? Abeg O! Omo yoruba no undastnd o! Oya make una abuse me  Na culture thread nah. We no go abuse you bro.
thanx fake. that was maturity on display  Juo nu m nu Gwam gwam gwam gwam ezigbo aha faky na nighty
ifylayer 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
gwam gwam gwam, gwam onye kpo nkita ga churchy  gwam gwam gwam , gwam onye ana agba egbe o'nacho condom 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
gwam gwam gwam, gwam onye kpo nkita ga churchy  gwam gwam gwam , gwam onye ana agba egbe o'nacho condom  Nurse biko Iba a n'egbu gi? ka isi na nlo were puta? Lmao
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Toshieeeeeeeeeee
i sikwanu m mee gini. a na-ejinu anya ama oka chara acha.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
gwam gwam gwam , gwam onye ana agba egbe o'nacho condom  ndi iro m agbaala plural 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
ndi iro m agbaala plural  mba ndi na-acho gi akariala
|
|
|
|
|
|
grafikdon (m)
|
Gwam, gwam, gwam, gwam anu ana agba egbe ona acho condom? 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Gwam, gwam, gwam, gwam anu ana agba egbe ona acho condom?  Toshmann
|
|
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
gwam gwam gwam gwam ihe avu na agba n'isi ?
|
|
|
|
|
|