|
|
|
|
|
faketan (m)
|
gwam gwam gwam gwam ihe avu na agba n'isi ?
Udara
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Rose o bu aha nwanne ya nke Toshnwanyi na-ekwu maka ya? Nke o si na papa ya anaghi ekwe ka ya na Romanus noro n'otu ulo?
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
gwam gwam gwam gwam ndi agbara 6 zero tata.
|
|
|
|
|
|
+osisi
|
gwam nwanyi oma m'huru n'uzo mana enwghi m ego mu ji alu ya somebody asked the above but that is the answer. The question is gwam gwam gwam,gwam akwu no n'elu enweghi m mma m ji egbu ya answer=Nwanyi oma m huru n'uzo enwegi ego m ji alu ya
|
|
|
|
|
|
+osisi
|
gwam gwam gwam gwam ndi agbara 6 zero tata.
Iwuanyanwu nationale
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Iwuanyanwu nationale
Osisi enwe zi iwuanyanwu now, ana akpo zi ha Heartland FC.
|
|
|
|
|
|
iceblue (f)
|
kee ihe madu iri-na-otu ne mee mgbe bol na banye n'ime net ha ugbu ishi? kee ndi mere heartland wickedness nke? ha enweghi obi ebere. chai!
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Iwuanyanwu nationale
Lmao!!! biko na alata ulo ohhh!!! Heartland fc like onye ishi ala said maka na Uzzy adighi available 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
kee ihe madu iri-na-otu ne mee mgbe bol na banye n'ime net ha ugbu ishi? kee ndi mere heartland wickedness nke? ha enweghi obi ebere. chai!
Bia presido kowa ihe a biko  , Man United aghogo Heartland fc
|
|
|
|
|
|
Uzzyan (f)
|
Ike gwuru o Biko nu o kwa Manchester United mere ndi Newcastle ihe ahu. Romeo onye si gi na m adighi availabl?? 
|
|
|
|
|
|
|
|
Uzzyan (f)
|
Fake omacha ncha i ma nu no ajuju ka m juru! O odikwa egwu chere nu ka Romeo zaa ka anyi mara etu osi mara nu eeeeeekwa.
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
 heeyi, Uzzyan nke gini ji mezikwanu? 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
gwam ihe chiri nsi ewu laa n'elu
a. Otele b. Toshnnwanyi c. Pawpaw
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
@faketan a. otele_____________ o ga achiri nsi mmadu. b. toshnwanyi________o ga achiri umu nwanyi laa n'elu bed  c. paw paw = correct answer gwam gwam gwam, gwam o huru nwanyi kwe onwu 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
@faketan a. otele_____________ o ga achiri nsi mmadu. b. toshnwanyi________o ga achiri umu nwanyi laa n'elu bed  c. paw paw = correct answer gwam gwam gwam, gwam o huru nwanyi kwe onwu  Dafur iji ya lmfao(correct answer) Ohuru nwanyi kwe onwu? = Toshnwanyi
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
Ohuru nwanyi kwe onwu? = Toshnwanyi
toshman no be me talk am o but e correct sha 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
toshman no be me talk am o but e correct sha  No be you talk am  who talk am? you follow concur. Yes I talk am. Toshnwanyi sorry I meant to say Toshmann, I talk am 
|
|
|
|
|
|
|
|
Jezzy (f)
|
I'm enjoying the Gwam gwam gwam gwam.Unfortunately,o nweghi nke m na echetali right now.O dikwa very sad ma o buru na m naha echefu asusu Igbo.Chai!
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
gwam gwam gwam gwam onye na anaghi esu oshi mana ya bata na asu ulo panti nwanyi efoo?
Bik nu obukwa manchester gbara newcastle 6 gbondo. not Heartland as osisi said. Ka mu ga kele chinaeke na ulo uka.
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
ndi egbu o moooooooooooo, kedu zi the gwam gwam gwams now? make una continue to gwam gwam gwam abeg. gwam gwam gwam, gwam oji otile ezu ukpakaa 
|
|
|
|
|
|
Uzzyan (f)
|
amakwaghi m o  heeyi, Uzzyan nke gini ji mezikwanu?  I ma nu o kwa ya. Biko PHCN e werela oku m.
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
gwam gwam gwam gwam singa ruo nga?
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
ka m zaa di ajuju
Ili onye mkpu mkpu
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
onye ka unu na akpo toshnwanyi  ama m na obughi m. kedu onye o bu?
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
bros ekwu gi kwam anything otu isi we nu kam mu si we nu
ha si na obu toshmann bu toshnwanyi
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
uzzyan ke ebe ino?
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
toshnwanyi/toshwoman . . . . ndi irom abiala 
|
|
|
|
|
|