|
nightnurse (f)
|
Abiakwa mu ozo!!!!
but this time with
"okwu ntabi ile"
mine is "okuko yili akwa n'enu akwa akwala akwa"
so lets have yours,
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Gbam!! papa peter patara paw-paw pagi papa paul.
ogwu la nga oha m na onu.
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
hahaha! prez ezurule nke m. that was da easiest one to come up with. ya wu sonso nkw m maa n'igbo.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Nwanyi na akwa akwa i na akwa akwa na okuku yiri akwa n'elu akwa ikwara akwa di n'elu akwa
nwa nurse take note
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
ok try this: okpara nze na nze n'eze ihe nze zere na nza nze 
|
|
|
|
|
|
ifylove505 (f)
|
Hope u get this:
Ukochukwu Okechukwu kwuru okwuchukwu n'ulochukwu di n'Arochukwu.
|
|
|
|
|
|
Hazel-eyed (f)
|
hnnmmm, una dey try ooo.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
father fred fried five fresh fish for five friends from france . . . . ooooops  english papa peter patara . . . . oooooops  ekwuola nke a ukochukwu okechukwu . . . . oooooooops  ekwuokwala nke a . . . . . . . .  i give up
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
toshnwany bu eze umunwanyi ihe gbasara nwanyi na n'eme ya obi polina polina
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
toshnwany bu eze umunwanyi ihe gbasara nwanyi na n'eme ya obi polina polina
don't blame him, osi na nna.
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
;d :d ;d :d ;d :d ;d
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
toshnwany bu eze umunwanyi ihe gbasara nwanyi na n'eme ya obi polina polina
o rhymughi  presido 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
presido  Iwe ewe le gi, ama m na eziokwu na ewe iwe.
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
papa pual patara paw paw panye papa peter
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
papa pual patara paw paw panye papa peter
okwu ntughari ka i'na edezi maka pres ede go ya before lol
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
mmmmmm, abughi m ochie na nkea. ya biawa o!
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
okponku kpogidere nkpu kpote presido na ura  (Okponku shout, shout soteeeeeeeeeeee him wake Presido for sleep) O mere keeeeeeee?   ?
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
Kashif chefuru cheftency title ya na Onitsha 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
faketan fakeri foreign identity card oji fe ga abroad (okwuntabi ile)
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
okponku kpogidere nkpu kpote presido na ura  (Okponku shout, shout soteeeeeeeeeeee him wake Presido for sleep) O mere keeeeeeee?   ? odabara afo maka presido bi na aso rock ndi na akpo nkpu anoghi ebe ahu  . faketan fakeri foreign identity card oji fe ga abroad (okwuntabi ile)
who tell you? fake no bi tell am ooh.
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Kashif chefuru cheftency title ya na Onitsha  Mbanu! I makwa na a karirimu ihe ana etu m? Abukwanu m dike ana abo ogwu n'anya. Nkanka egbe n'ebu nnekwu okuko. Nurse uchichi, akpakwana nwa agu aka n'odu o
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
let me drop my bomb I constructed this!!! ONYE ANA AKWARA AKWA NA AKWA AKWA NA AKWA YA NA AKWATAGHI YA KA ONYE NA AKWA AKWA KWAGHARIA AKWA YA HOW DOES IT SOUND?  ??
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Gbuo mkpi boo Mkpi, were isi mkpi tinye akpa mkpi, were akpa mkpi dewere nne nkpi.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
a plantain planter planted plantain in his plantain plantation . . . . oooops  english . . . . . .  can't say much here 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Mama maggie gotere magi maggie racha magi mama maggie gotere
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
nosuabali gara oru abali abali bara nosu abali mba naogara oru abali na abali
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
nitenos natara nosa nitie mama nosa gotere nosa night nurse O dighi mma ooo
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
o mere ke?
Odara afo na alaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
onweghi kwa onye no ebea??
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
ofe uto nnem telu nne gi otele ya?
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
bia nurseabali okpu ahu ikpu adighi gi mma na isi ikpu
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
"bia nurseabali okpu ahu ikpu adighi gi mma na isi ikpu" @ presido, bia presido obulu na ihe a ide bu okwu ntabi ile then idi funny ooo  . @ topic, Unu nine ekwu chago okwu ntabi ire enwere n'Igbo  . Odighi mma oo
|
|
|
|
|
|