|
presido1 (m)
|
@Zandi Kee kwanu ihe ichoro ka m dee, nke ahu bu okwu ntabile mma. Kee ote osi dikwa nu funny, unless ma onwere ihe ozo ibu na obi apart from the one anyi na afu shape ya lol. No mind mee ooh. How u dey anyway.
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
lekwanu okwu ntabi ile oteela otele tele elu Nitel igba egwu ntele  otele tewe egwu ntele, otele otele enye telex tele anya (it's been long otele climbed up Nitel to dance the ntele dance, if otele dances the ntele dance, otele's arse sends a telex to distant places) a dim too much otele otele otele oma 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
Amy ma amu ihe (Amy knows how to learn) 
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
iji akpa amu eju  (you are using a bag to hunt for snails) . . . you are holding the snail's scrotum 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
otele, ina esi isi hhhhhhhhmmmh, otele na esisi
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
hapu ha, ka ha zuzuwe
|
|
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
@ presido, adim mma. Onweho ihe mbu naobi gwasara okwu ntabi ile gi. O just di funny  . @ toshmann, kpachara anya nihe ine ede maka ndi anambara before me gi iwa  .
|
|
|
|
|
|
enque (f)
|
lee nu nkem: Nwanyi na kwa akwa na kwa akwa, si na okuko yilu akwa n'elu akwa o kwara akwa.
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Igbo Kwenu! Kwenu!! Kwezuonu!!!
Ndi banyi, jisinu ike.
Onye si na asusu Igbo aga adi, oma amu nwa nwoke (Kwerenu mu Ise!)
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
@ toshmann, kpachara anya nihe ine ede maka ndi anambara before me gi iwa  . ewoooo, ndi anambala abikwa ozooo Zandra1 Zand la1 biko egbukwa na m na nairalandi nailarandi o  Zandla o nwelu ofu onye anambala m fulu na cardiff. ifu nwa eee  omaka. acholum ilu ya ma na o si m na o nwelu oyi ya nwoke ofulu n'anya nke ukwuuu. nwaa, amaka. hewu, a si na o ya ekwnata ka m bulu di ya, nsogbu m agwusia
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
@ toshmann, nwoke kpachala anya gi. I hope na iburo onye imo, enugu or abia state we ne ewetelu anyi bu ndi anambara onu maka ima na igbo unu nadi egwu ufodu oge  . Obulu na i lovelu nwanyi ifu na London bu so mma then gba mbo nnuo ya maka anyi bu ndi anambara na ama mma n'ihe nine but I have a feeling na ina ajust epull my long legs  .
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
Zandla  nwa aghogho a m na ekwu maka ya malu nno ezi mma  acholu m ya for marriage malliage  mana osi na o were oyi nwoke na ragos n'eme raw na ragos university  nsogbu adighi. mana e nwelu m hope na ife ya adabalu m somehow. ima ndi imo anaghi e roose hope at all
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
toshnwanyi bu eze umunwany ihe gbasara umunwanyi na ato ya uto, toshnwanyi ochu nwanyi chetakwa obiri na aja white zuru uwa nile onu oo, maka na akawa anughi n'egbu nwata, ahukwanu ekwughi n'egbu okenye.
Toshnwanyi bia kam le gi ahu before iluwa nwanyi oo to avoid had i known!
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Toshnwanyi bia kam le gi ahu before iluwa nwanyi oo to avoid had i known!
Hmmmmmm!!! Toshy nekwa ka enyere gi open invitation for sampling 
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
toshmann, nga a cut ile gi ahu iji etinye 'L' n'okwu  .
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
kedu zi onye tiri toshnwanyi ihe?
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
ibu onye apari 
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
chineke  nightnurse gini ka imere anwuru? i gala gbaa ya injection n'adighi mma. chei anwuru ndo nna. ndo oo. chei, obi adighi m mma at all. anwuru kwusi ibe akwa. iwukwadi nwoke sef  ? 
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
bikonu o nwere onye huru toshnwanyi bikonuo o o  kemgbe nightnurse ji were injection gbawasia ya ike front and back  toshwoman agaala awol  ihe a dikwa serious o o o nightnurse kedu injection iji gbaa ya ihe a  biko wetakwa ya again ka agbaa ya faketan  , ka anyi nwee some peace na nairalandia 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
faketan bu odim nobi, i can't gbala that deadly injection abeg
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
faketan bu odim nobi, i can't gbala that deadly injection abeg
Agam agwa ya ify, come give me bribe sharp sharp.
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
onye makwa nu gina ify? i no fucking send una, fake bu my sweet patient so unu ga pkuo udo 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
bikonu o nwere onye huru toshnwanyi bikonuo o o  kemgbe nightnurse ji were injection gbawasia ya ike front and back  toshwoman agaala awol  ihe a dikwa serious o o o nightnurse kedu injection iji gbaa ya ihe a  biko wetakwa ya again ka agbaa ya faketan  , ka anyi nwee some peace na nairalandia  LMAO faketan bu odim nobi, i can't gbala that deadly injection abeg
osetiela.ebelebe igba!  Agam agwa ya ify, come give me bribe sharp sharp.
hehe.eze asiri,onye juru gi  onye makwa nu gina ify? i no fucking send una, fake bu my sweet patient so unu ga pkuo udo  hehe.LMAO .orubeghi nke ikwu udo buko,ijiji ha ndi singing.  @topic,pres piga paw-paw piwa panti patience para palmy panye paul . i try now,at least no bi copyright 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
night nurse ike m ka na afu m ufu o  ana m atu gi ujo now  injection gi na afu ufu 
|
|
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
abiakwala m nso.  ana m atuzi gi ujo kemgbe 2 weeks ihe a ka na afu ufu. imagine no more umuoma for me 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@topic ozodimgba zogburu uzoroma zuru utu na nzu nwanyi uzu na utu uzor azu uzuakoli 
|
|
|
|
|
|