|
|
|
ifyalways (f)
|
. . .hehe papa pres,ji na akari iru na oku. i kariala levels a buko  @ topic,errrrrrrrrrrrrrrrrrrrrhm a nam abia.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ukochukwu okechukwu nwachukwu kwuru okwuchukwu na ulochukwu ukwu di na ugwu ukwu kwu na eke ukwu arochukwu.  pastor okechukwu nwachukwu preached the gospel in the big church at the big mountain near the eke mkt in arochuwkwu. onye juru gi ? 
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
lekwa num lee motocycle ooo, tochnwanyi keduzi onye gwara gi nam bu onye anambra state?
igwuzikwana egwu gamu na ara oooo, agam agbakwa gi ogwu ozo ooo
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
oney apari gawa ooooo
tochi umunwanyi kwenu!
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ngwa lee nke a
1.Anyi na-aru agwa, na-eri agwa, na-ekpoyere agwa aja n'ukwu
2. Kwa uka, kwa kobo, kwa uka kwa kobo (ad infinitum)
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol eche i mela m tabie ire m ugbu a. kam cheta otu  ekweka onye ekwe ekweghi na ekwe na ekwe ekwe na ekwe na ute ekwere. 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Nwata na-egbu achara, o bu aka ka achara nko , ka o bu achara ka aka nko?
Mpi mkpi puru di mkpi n'isi
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol @topic utu ato ga ato ka otu utu .
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Lee nke toga m ochi Ti nchi gbim, ti nchi gbim, tipu nchi nsi di nchi n'imeĀ 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
heheee a nwuola m nga. . . .lmao
@topic ,nwanyi akwa na agwa na agwa m na akwa na agwa ndi Ngwa dika ngwugwu agwa.
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Look me up in yellow pages i will be rock of ages
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
oshi ole aga ole? drunk as usual  @topic,okechukwu nwa ukochukwu nwachukwu Arochukwu kwuchitere izuchukwu okwuchukwu na ulochukwu .
|
|
|
|
|
|
Scopium (m)
|
lol eche i mela m tabie ire m ugbu a. kam cheta otu  ekweka onye ekwe ekweghi na ekwe na ekwe ekwe na ekwe na ute ekwere.  O di egwu o! Ndo maka ire gi. Umunne m ekele m!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ekele m gi nwa Mazi Ohuhu abi na Umuokpara sef  @topic egwu Egwu na Egwuatu na egwu na atum egwu 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ekele dikwara gi Scorpion ehmm Scopium. Aha gi a nnoo choro ka m tabikwa ire ka ndi tabigoro na mbu. Nnoo, I biala? Kee kwanu?
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
osancha satara ncha n'eche mgbe osachara ncha chineke chotara ya na china
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
ime n'eme nwanyi di ime ebe ona eche n'ime ulo nwanyi n'ete ime
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
ime n'eme nwanyi di ime ebe ona eche n'ime ulo nwanyi n'ete ime
Abortion? shaking head
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
u dey shake head u be lizard?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
E gburu ele n'orie ruo n'orie eree ele
Nwata na-ata oka, i na-ata oka ata ka i na-ako oka ako?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
E gburu ele n'orie ruo n'orie eree ele
Nwata na-ata oka, i na-ata oka ata ka i na-ako oka ako?
lmao okwu ntabi ile a gwula m na onu for now i hope to chetala ozo soon  ok erhmmm nke a forgi forgi sha Isiokwu okwu Okwum na ekwu bu okwukwe
|
|
|
|
|
|
Nina4eva (f)
|
nwanyi na akwa akwa ina akwa akwa na okuko yiri akwa n'elu akwa ikwara akwa di n'elu akwa. I made A1 in Igbo. Bravo!!! 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Nne, I siri na I nwere A1 na Igbo? I too. May/June SSCE 1998 
|
|
|
|
|
|
|
|
iromba
|
Ndibe anyi ndewo nu o!
Anyi jere mgbo n'Oba, Oba bia mgba na b'anyi.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol unu ga eme ire m atabicha now  ndi nwere F9 na igbo na ha a confess now,lol ejule ha ndi nne nwanyi  @topic,Atata ndi Attah na ata atu na Atani
|
|
|
|
|
|
Soundmind (m)
|
Ekenekwa m unu o
Gbagba agbaba, gbaba agbaba.
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ekenekwa m unu o
Gbagba agbaba, gbaba agbaba.
Ekene dikwara gi. BTW I like the name reminds me of 2 Timothy 1:7 (KJV)
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ekenekwa m unu o
Gbagba agbaba, gbaba agbaba.
biko gini ka o putara? o kweghi m okwukwu ma o bu i hota ihe o putara  ndeewo
|
|
|
|
|
|