Okwu Ntabi Ile

A Member? Please Login  
type your username and password to login
Date: July 26, 2008, 05:12 AM
223735 members and 127050 Topics
Latest Member: chisammy
Nairaland [Nigerian Forum] Home Help Search Who is currently online? Login Register
Nairaland Forum  |  General Discussion  |  Culture  |  Okwu Ntabi Ile
Pages: (1) (2) (3) (4) Go Down Send this topic Notify of replies
Author Topic: Okwu Ntabi Ile  (Read 1105 views)
nightnurse (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #96 on: April 01, 2008, 04:50 PM »

ekwe ekwe ga ekwe n'ute ekwere
echelon (m)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #97 on: April 01, 2008, 06:39 PM »

That one is more of a proverb than tongue twister
ifyalways (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #98 on: April 01, 2008, 09:55 PM »

Nsogbu na esogbum no na nsogbu maka na Osondu na esogbu nsogbu na esogbu m.
nightnurse (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #99 on: April 02, 2008, 12:32 PM »

Onye ana achoro ihe, ona acho ihe na apka onye na acho ihe?
rite2salas (m)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #100 on: April 30, 2008, 05:04 PM »

wtf yall saying Undecided
rubi (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #101 on: June 23, 2008, 02:28 AM »

@Topic Ukochukwu okechukwu kwuru okwu chukwu n'ulo uko chukwu di n'aro chukwu



ifyalways (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #102 on: June 23, 2008, 03:03 PM »

Quote from: rubi on June 23, 2008, 02:28 AM
@Topic Ukochukwu okechukwu kwuru okwu chukwu n'ulo uko chukwu di n'aro chukwu




ekwuna okwu m kwuru ekwu  Cheesy
rubi (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #103 on: June 24, 2008, 10:30 PM »

Quote from: ifyalways on June 23, 2008, 03:03 PM
ekwuna okwu m kwuru ekwu Cheesy
O bu mgbem typu chara ka mu choputara na ikwu ele ya no kwams
rubi (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #104 on: June 24, 2008, 10:32 PM »

A plantain planner plant plantain in his plantain plantation
ifyalways (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #105 on: June 25, 2008, 01:37 PM »

Quote from: rubi on June 24, 2008, 10:32 PM
A plantain planner plant plantain in his plantain plantation
suo ya na igbo  Cheesy asi na aka nma na bekke
mu na gi na threadia  Tongue
rubi (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #106 on: June 26, 2008, 01:48 AM »

Quote from: ifyalways on June 25, 2008, 01:37 PM
suo ya na igbo Cheesy asi na aka nma na bekke
mu na gi na threadia Tongue

Na udi di olia?
Ka emesia
I exit from this thread
ifyalways (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #107 on: June 26, 2008, 09:34 PM »

Quote from: rubi on June 26, 2008, 01:48 AM
Na udi di olia?
Ka emesia
I exit from this thread
cheeei maka ginikwanu.biko lekwa ikpere m na ala,anam ekwu ekwurekwu biko  Sad
I na ahapukwaranu onye di thread?biaaaaaaaaaaaaaaaaa biko,ala wu nke mu na gi.just pulling your legs nah,sorry if sounded rude,i never meant harm.biko biaghachi nwanne m  Kiss
rubi (f)
Re: Okwu Ntabi Ile
« #108 on: June 30, 2008, 06:13 PM »

Quote from: ifyalways on June 26, 2008, 09:34 PM
cheeei maka ginikwanu.biko lekwa ikpere m na ala,anam ekwu ekwurekwu biko Sad
I na ahapukwaranu onye di thread?biaaaaaaaaaaaaaaaaa biko,ala wu nke mu na gi.just pulling your legs nah,sorry if sounded rude,i never meant harm.biko biaghachi nwanne m Kiss

Iwe nwanne anaghi eru n'okpukpu
 World's Sexiest Language Or Language You Wish You Could Speak  Igbos That Cannot Speak Igbo Language  Igbos Originally From Ethiopia  Page 2
Pages: (1) (2) (3) (4) Go Up Send Topic to Friend by E-mail Reply 
Google
 
Web www.nairaland.com
Sections: TV/Movies (2) Music/Radio (2) Celebrities Jobs (2) Career Romance Books Politics Sports Fashion Travel
Health Schooling Religion General(2) Business Webmaster Programming Computers Phones Cars & Trucks

Links: Page1 Page2 Page3 Page4 Page5 Page6 Page7 Page8 Page9 Page10

Nairaland is owned by Oluwaseun Osewa
Nairaland Forum | Powered by SMF 1.0.12.
© 2001-2005, Lewis Media. All Rights Reserved.