|
kolsrah (m)
|
She wa pa.Ekaro o.
|
|
|
|
|
|
almondjoy (f)
|
How y'aaall doin'? 
|
|
|
|
|
|
lamidebaby (f)
|
Ekaaro o eyin ara. moki onile, moki alejo o. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
onye ahu suga bekke nga,o nwuru rum 
|
|
|
|
|
|
3viso (m)
|
biko ju kwa akwuna bini ihe osu ga.
|
|
|
|
|
|
OMO IBO (m)
|
okwa nnu ri na nma. ashi kwa kam kele nnu
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
Ke kwa nke bu 'international day for mother's tongue'  . Amaam ebe ndi nairaland ufodu si ewata afa ha n'enye thread ufodu. O na crack m up  .
|
|
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
wow this is true. i actuslly just looked it up. i'm speaking english now because i missed the day (2/21/08) 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
koslokweni, okirikpoto akirika tum kpo se ne pa grasia in duda zapatero tsv' eoaentilo'eaea-iriotiri' 
|
|
|
|
|
|
|
|
Amiga (f)
|
Odi kwa egwu o nne, amaghi kwa m ebe ha si ewete aha thread ufodu mmadu na ahu ebe a
|
|
|
|
|
|
3viso (m)
|
koslokweni, okirikpoto akirika tum kpo se ne pa grasia in duda zapatero tsv' eoaentilo'eaea-iriotiri'  Toshmann uche gi odi kwa na ihe ina ekwu?
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
@ Amiga, nne odiko ha lahucha ula he enye thread ha afa di one kind maka enweho afa thread ma anube na nairaland. At times, nfu so afa the thread nga achigide ochi ike agwucham  . Toshmann ebulu kwa ba 18. Kekwa asusu ona asu ebea  .
|
|
|
|
|
|
morenike09 (f)
|
@post sebi ijeta ni International Day fun Mother's Tongue? kini awan omo yi nso ede wan fun? 
|
|
|
|
|
|
mukina2 (f)
|
nangadef!~ epairi!~ sekeh!~ musolo~!
|
|
|
|
|
|
Amiga (f)
|
@ Zandra1, nwannem m nwanyi a no m ebe a na achi so ochi n'ihi na i di too much na asusu any i a  . Biko jide kwa i ji. Mgbe ufodu m choro ichi ochi m bia nairaland, dika mkwuru na mbu ha di egwu na i nye thread aha
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
Toshmann ebulu kwa ba 18. Kekwa asusu ona asu ebea  . ewooooo, ZandLa1  nnukwu oyi m nke anambala abiakwa oZoo  ighotaro ife m kwulu ebe nke a nuwa  ife a bu ife m kwulu oge m na alacha mmanya omalicha nke di na pub ajukwana m ife oputalu  Zandra1 kedu ka idi  , nne e missiri m gi missilim gi 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
3viso, uche m no ya full time 
|
|
|
|
|
|
dara-mi (f)
|
E ku dede asiko yi o. Se alafia ni gbogbo yin wa. A ko ere oko dele o, Amin
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
@ toshmann, arum mma  . I hope niru mma too. Oruka uche gi abatakwala. Akwa dokwram igwa dee na daa ka ha kuo gi ihe maka ihe ahu isuga ugbu ahu  . (imitating toshmann imo state  ) @ Amiga, nne at times nga achigide ochi maka ife na agu eba eh. Ufodu no eba bu comedians  . E.g bu toshmann asi ya suo asusu nne ya osuba ihe ozo ka onye nuru palmwine  .
|
|
|
|
|
|
mafolayomi (f)
|
we wey we no com get mama nko wetin we go do?
|
|
|
|
|
|
enque (f)
|
@ mafolayomi dearie, your mother tongue no b "your mama language". its just your original language from your tribe or ethnic group, ok.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ebelebe igba. ihe a awughi mpompo ooooh.egwu ndi o kara obi. 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
@ toshmann, arum mma  . I hope niru mma too. Oruka uche gi abatakwala. Akwa dokwram igwa dee na daa ka ha kuo gi ihe maka ihe ahu isuga ugbu ahu  . (imitating toshmann imo state  ) didnt you notice how sweet that dialect is?  we have the best igbo dialect in nigeria  never mind nollywood  mana ife n mekwu kitanuwa bu na onwero ife n'eme  ( immitating Zandra1 ZandLa1's anambala steti  ) ndi anambala malu nno mma di egwu  a ga m alu anye anambala 
|
|
|
|
|
|
olrotimi (m)
|
of all tongues on earth, certainly not igbo
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
Bia toshmann mind yourself oo  . Imo ahu nsuga ugbunu adighi sweet to me. About ihe ikwuru maka ndi 'anambala', its true. Anyi na ma mma di egwu  . Make sure na inuru onye 'anambala' b/c anyi na adi sweet in and out if u know what I mean  . Gi bu nwa di funny  .
|
|
|
|
|
|
Ziggy_mama
|
Ekun o.Mi me wa hin Granny 'bless her gentle soul' would b proud of me now
|
|
|
|
|
|