|
stillwater (f)
|
Why not post a topic and call on Yoruba girlzzz? 
|
|
|
|
|
|
The Sly
|
I'm not doing that because i knew u will!! show up. . . .  BesidesI'm not even yoruba nor hausa. . .  So be it Igbo kwena or whateva  I'm still g.onna show up. .  Hate it or love it. . . . . . 
|
|
|
|
|
|
nwando
|
n gwa kwezuonu yaaaaaaaaaaaaaaa
|
|
|
|
|
|
|
|
stillwater (f)
|
I'm not doing that because i knew u will!! show up. . . .  BesidesI'm not even yoruba nor hausa. . .  So be it Igbo kwena or whateva  I'm still g.onna show up. .  Hate it or love it. . . . . .  Oh sorry, my mistake. I forgot you were Togolese!  n gwa kwezuonu yaaaaaaaaaaaaaaa
yaaaaaaa 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
@ Buhehe. Ify nne, idi funny o  . Checkie your mailbox cause ego gi di there already  .
|
|
|
|
|
|
D1O (m)
|
ndi iwe na ewe, ya biko wegbuo ha, selense
osukosu nwa mkpi ya biko sugbuo ha, selense
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@Zandra ibiakwa,keduzi aro i bido i sendi ego na mailbox? i choro ime m 4 nke 9 ?munwa?nwa osha ado?o dikwa egwu  kedu ka ime babe?a maghikwam onye kpoputara umu nkita ebe a ?  imanu udi nkita m na ekwu,o burukwa ndi ana afu na GRA  umu nkita ime ogbe.a na akpo fa eku-ke so,onye kpoputasiri umu ekukes to threadi anyi sef ? lol D10 i bu onye choir na mbu?i na agu bass ka obu tenor?biko nyem onu,usu enweghi mouth na nkolo anyi. 
|
|
|
|
|
|
D1O (m)
|
Ify nwanyi oma, Igbo muru nwa na mgbe gboo, guo ya 'IHIM' ya bu na Ihi anyi ga ericha ha. hapu ga nu ha, ka ha na ewe iwe, ha wegide ya bu iwe na anyi na asu asusu ala anyi, si na ha ewega zighi, ihere wu nke ha. Mana ka m juo kwa ajuo n'ihi na onye ajuju anaghi efu uzo, nke a i na sendi zi ezo via email, share nke mu kwanu? llondonbboy@yahoo.co.uk. Biko tinyere m my own share n'ebe ahu
|
|
|
|
|
|
Ijiji1 (m)
|
@ poster.
I don't blame you for wanting an Igbo girl as you can see, igbo girls are precious commodities highly cherished by non- Igbos. Problem is that most of my igbo sisters like to marry in state or Igboland. But you never know, you may have luck finding one here.
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
Ify the ego di na your mailbox  . Anaam m'eme gi 419 mana icho mme gia  . Nne adim mma. I hope ure ok too.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Zandra ekwe m.  nwanne ama emegbunu nwanne ya.mana kedu na mail box i sendiri the ego?udo di my sister.Jah na achi na ala igbo niile na uwa niile too. nolukwa ofuma,a chokwana okwu biko. D10 lol.o kwa Zandra na e sendi di ego igwe. anyi niile bu ofu.ngwa lekwa more Onyekas for gi naani http://www.youtube.com/watch?v=Tix6puv8BHo
|
|
|
|
|
|
rotimy (m)
|
obi di m uto na umu Igbo na akparikota uka di ka umu nee. ka anyi gaa n'ihu otua e ji wee gosi mba di ozo na asusu anyi ka di ndu ma di kwa uto. ka anyi jisie ike ime asusu Igbo ka oburu oka ibe na uwa nile. Ka Chukwu gozie unu dum ugbua na mgbe nile, Amiiiiiiiiiiiii.
|
|
|
|
|
|
D1O (m)
|
O bu ihe kwesiri n ezi a.
Igbo bu Igbo, mma mma nu
|
|
|
|
|
|
rotimy (m)
|
We are waiting for you and your friend! All you folks need to say is a big YAAAA when you hear the chant IGBO KWENU. If you don't reply, then get ready for , NZOGBU NZOGBU, ENYIMBA ENYI
|
|
|
|
|
|
Pinkrosey (f)
|
All the more reason why I shouldn’t go near such a fraudulent site, with their desperado move… scammers them be , please Seun enough is enough ban this lunatic and his fraudulent site he is so busy advertising ewu !!!! 
|
|
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
he he he akuko, bia sef wats this thread doing here,it should be in culture section wefu nu ya ubwa ka nmadu fu uzo 
|
|
|
|
|
|
chika98
|
Trust jenny to be here lol
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
he he he  u know me well well naw chika  chika chika kedu?ke oti imere?ote go kwa aka nfuru gi,ahu odikwa
|
|
|
|
|
|
chika98
|
Yes ooo . Ahu di m. I was out of town for a bit. Kedu kwanu? Ndi be gi ke ka fa melu?
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
ahu di fa nwan nemu nwanyi,n'no oo
|
|
|
|
|
|
chika98
|
Ok nne jisike ooo
|
|
|
|
|
|
4gotnheros (m)
|
See IGBO peeps. Just a forum ooo, see complications already!
Trouble Trouble Trouble
I wonder how BIAFRA is going to look like? WWWAARRR!!!
|
|
|
|
|
|
fromuk (m)
|
See IGBO peeps. Just a forum ooo, see complications already!
Trouble Trouble Trouble
I wonder how BIAFRA is going to look like? WWWAARRR!!!
Na your head go first go for that way. Ewu awusa di ka gi.
|
|
|
|
|
|
|
|
mukina2 (f)
|
moved to Dating And Meet-up Zone
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
yes ohh move am go there!!
|
|
|
|
|
|
4gotnheros (m)
|
@fromuk Otun nnegi Isi n'kita.
|
|
|
|
|
|
|
|