|
SAM MILLA (m)
|
anugo m na onu otutu mmadu na umu nwanyi mbaise (country 5) siri ike, ahugo kwam na anya ka ufodu na ime ha si eme omume, ndumodu mu na enye ha bu ka ha hapu ihe nne ha na agwa ha, oburu na ha emeghi ot ahu, oga adikwara ha njo ma emesia, ijee na mba ise ka ijee nua nwanyi , ha ga anaracha gi ihe n'ile inwere wee gbawa gi aka . ha ga na emesa kwa gi ajo omume, na achokwa ka inwou na oge. ekwucha go m ihe nile mu choro. onye nwere nti, ya nuru, ka emesia nu.
|