|
|
|
jennykadry (f)
|
mba agama ku gi ihe,kama gwanu mu ebee isi?
|
|
|
|
|
|
whitelexi (m)
|
mba agama ku gi ihe,kama gwanu mu ebee isi?
nyem email gi, ka'm sendia ya 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
lexi kwo okwu naaa,ke di ebee isi?
|
|
|
|
|
|
whitelexi (m)
|
lexi kwo okwu naaa,ke di ebee isi?
E kwole'm ihe nile mwere ike ikwu, obodo'm shiri ajo-ike and o di nso na obowo, obowo di nso na umuahia, thats all.
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
na wa for u,abeg talk naaaaa,ke di ebe isi?obowo agabsaromu,ajuju n'na ju bu kedi ebe isi?ka ine mecha ka obele nwan,emecha e ga na kpomu obele nwan,mi na gi onye bu obele nwa?za nu mu ajuju,onye ebeee gi bu?ok kaayni kwo na yahoo chat
|
|
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
bia ke di ne mere nu iji me modify postu gi 2 times?edeburu afa gi,i catch u,u think say i no see am  ,anyway kedi ebe isi?
|
|
|
|
|
|
whitelexi (m)
|
bia ke di ne mere nu iji me modify postu gi 2 times?edeburu afa gi,i catch u,u think say i no see am  ,anyway kedi ebe isi? Anaghi'm e post ihe nile na internet  anyi ga enwe later, ike ga agwu gi  kwuwe ihe nile ichoro ikwu 
|
|
|
|
|
|
sheniqua
|
This Igbo people are we going to die for you people everytime Igbo Igbo can't you people write in a language we can all understand? 
|
|
|
|
|
|
sheniqua
|
ole nke nke n'eme?
|
|
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
whitelexi asimu gi mechie onu gi,onye aruruala gi bu,kedi ebe isi,kwo okwu before nmagi akanti ubwa
|
|
|
|
|
|
whitelexi (m)
|
whitelexi asimu gi mechie onu gi,onye aruruala gi bu,kedi ebe isi,kwo okwu before nmagi akanti ubwa
chai! ichoro igba omalicha ihu'm a akanti?  Maka why kwanu? eh? Emesia, m'ga e gosi gi omalicha ihu'm. . . don't worry 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
oooooo anugo mu,ke kwenu ngbe ige zimu njo ihu gi?
|
|
|
|
|
|
whitelexi (m)
|
oooooo anugo mu,ke kwenu ngbe ige zimu njo ihu gi?
LOL nka a'to mu iche  che tu obere, agwala'm gi si na ebe 10 abalia, anyi ga enwe. . . or o ga diri gi late? I ma na umuaka kwesiri e no n'ulo by that time 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
for your mind,umuaka gini?eyirimugi obele nwa?taa gbafwo,anyway nga ne che ebe 10,ne nchori nmata bu,soso ebe isi?kama ke di ebe nga fu kwanu njo ihu gi
|
|
|
|
|
|
whitelexi (m)
|
kama ke di ebe nga fu kwanu njo ihu gi
Technology  a ga mu egosi gi omalicha iru oma ma. And with okwu onu gi, odika e joro njo 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
Technology  a ga mu egosi gi omalicha iru oma ma. And with okwu onu gi, odika e joro njo ekweteremu na ajoromu njo,mana ama mu na ikamugi nma,gi wan joro njo voro otula na ka 
|
|
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
ogbasa ra gi,nwanjo ngwa pwo ebea
|
|
|
|
|
|
whitelexi (m)
|
ogbasa ra gi,nwanjo ngwa pwo ebea
Ahahahahaha  Ngwa amaka oh, asi'm na obodo'm shiri ajo-ike  Ngwa oshiri ike? And ngwa ono na imo? kpachara anya gi oh 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
hehehehehehehe ndie ori anu nmadu,chaiii ngwa chukwu nna ge mere unu ebere,ndie ojo,tufiakwa
|
|
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
oka nma na amaromu akwukwo ,ka'ria ine ri anu nmadu di ndu,tufiakwa ngwa
|
|
|
|
|
|
OMO IBO (m)
|
what is all this? na ariaria market be this?
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
what is all this? na ariaria market be this? roflmao ,abeg join if u wan join,afterall its all about buying and selling
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
still on the matter  lmao,unu a gbanwela isi okwu 
|
|
|
|
|
|
OsunAmazon
|
English please!
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
roflmao@osunanazon ify osi gi swo na beke,na ohota ife ina su 
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@Jenny,ha norokwa ebe ahu.eji igbo agwa onye ocha okwu  kedu?been long  @Osunamazon,i said that i said what i said .lol back to topic please everybody jenny atupurukwana ya onu 
|
|
|
|
|
|