|
nnenneigbo (f)
|
Eheya, Baby, so otua ka i si na a suffer? well i'm off now so ify na fake agaghi eme mkpotu oz o, i nula? chai this boy a suffer nnoooo.
But Tosh, who is this Otele Sef? i'm curious
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
nnenne here is the link for you. http://www.nairaland.com/nigeria/topic-100286.128.htmlikomi sorry inu.a maghi m na o ga adi gi otu a.ndo .kaa.anwuna.  toshiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiie faky si mu kele gi.mu kwa gi na unu ga ahu ma m juu ya ara. ikomi gudnite. i hu papa pres na uzo si ya na a sim na ngwugwu ma onye kere ya while eriri ma ngwugwu. 
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
nnenne here is the link for you. http://www.nairaland.com/nigeria/topic-100286.128.htmlikomi sorry inu.a maghi m na o ga adi gi otu a.ndo .kaa.anwuna.  toshiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiie faky si mu kele gi.mu kwa gi na unu ga ahu ma m juu ya ara. ikomi gudnite. i hu papa pres na uzo si ya na a sim na ngwugwu ma onye kere ya while eriri ma ngwugwu.  hmm i don't see ihe okwuru were to do with me. did i say na m meetiri ya here, like i said earlier, i've never even said hello to him here not to talk of i meeti ya. 1+1 is not 11 pr is it now? ify, don't take it out on him, whoever he's talking about, it sure aint me.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ok then,o di nma. but all the same d boi bu onye apari.maybe hes just being mischevious or whatever ,a choghim ima sef,nke ahu gasara ya,o nweghi onye diri ya ozi. its like everyone has gone to bed.ura a biawala m na anya too. nne anyi ga ahu mgbe anyi ga ahu  i ga alota ekeresimesi?  nnenne sound sleep.stay safe  igbo bu igbo ka chi foo nu. nke anyi diri anyi. otu rove.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
ify de babe  ify gi eeeeh, ihe gi na fake na eme m ebe a, aga m agwa mpa m, ma m laruo ulo n'afo a  mbaaa o, echefuola m na agaghi m ala. mpa m ga aju m ihe m ji ego ya mee na afo a  kedu ihe m ga ekwu  mba o  agaghi m ala. aga m agwa ya na enwere m exam januari Ist 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
darfur nwoke sudan hapi sallah.infact barka d'sallahs  tosh i see,o di nma. igbo bu igbo good evening. ndu mmiri,ndu azu. otu rove 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Tosh I maghizi ihe I ga-agwa nna gi? Echere m na isi na I ga-agwa ya na ebe okweghi ka iluru inwere enyi nwanyi na iwerela ego ya jee buru ashawo.
Ify cherenu biko ka m na Toshi kwuchaa. Ihe I na-acho acho ga-eju gi afo. Ehe Toshi, ka icheghariala. Ejikwa m nomba nna gi. Okporo m unyahu juo m ese gi mana agwara m ya na I na-eme nke oma.
Kpachapu anya.
Ify ngwa ome. . .
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Umuigbo olee ebe unu nooo eeeeeee. Toshieeeeeeeeeeeeee
IFy, ify, ifyiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Ikomi, ikomi, Ikomi, Ogoja, Ikomi, 4 corner, Ikomiieeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Romeoooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo
Presidooooooooooooooooooooooooooooooooooooo
NNenne, nnenneigboooooooooooooooooooooooeeeeeeeeeeeeeeeee
Dafur dafurrrreeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Ndiozo, Ndiozo, Ndiozo niileeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Bianu na okwu juru m onu?
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Anyi no ebe a, udo odikwa?
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Presido Udo adighi nwanna. Otego m hudebere gi. Kedu ebe ijere?
|
|
|
|
|
|
nwando
|
Ndi be anyi e kele m unu oooo Asi m ka m bia maru ihe na emendi be anyi no na Nairaland Agwabeghi unu ebe m si M ga agwa kwa unu kitaa Abu m onye Ozubulu nke di na Ekwusigo LGA na ala Anambra Ndi be anyi ka chi fo nu.
Anyi ga fu echi. Tupuu m puo achoro m i ju unu etu unu ga-esi gba ekeresimesi nke na abia nu. Chukwu gozie gi my sister. Mu na bobo nkiti Chineke nyere m ga ano n'elu bed gbanye fireplace n'ele Igbo movies on Christmas day.  Oyi ga atugbu Tosh,Ikomi na Romeo Fake g'akporo umunwanyi ike slippers  Ify nwere nwoke onye bekee gbara a gba  presido kedu plans gi?
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Osisi ikwesiri I catch up. Ify bu ono m n'obi karikwa ma isi ka gharazi Itukwasiya obi.
Nke a Ikwuru bukwa itinye esemokwu n,etiti di na nwunye.
Mgbe O batara ka m juo ya.
|
|
|
|
|
|
nwando
|
Ify agwabeghi gi na ya na onye ocha n'egiri? well onu m shut up 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
nwando
|
Tosh Infact Ify confesiri in an earlier thread before that one na ya na a Swiss man di on
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
nwando and tosh abeg make una leave my ify alone. forget fake iriri mma ngwugwu ngwugwu ma onye kere ya
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
presido. isi adighi gi mma, put that thing back
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
nwando and tosh abeg make una leave my ify alone. forget fake iriri mma ngwugwu ngwugwu ma onye kere ya
like nwando said, u are not ify's time, o na prefer ndi oyibo 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
presido. isi adighi gi mma, put that thing back
sharrap mana ify adika no be today. write from odo akpu onitcha to fagge. ify mu were nka  hapu ndi na acho asawo na obodo eliza(tosh&fake)
|
|
|
|
|
|
nwando
|
Ify si na ike umunwoke anyi adighi ya o choro onye n'enye ya breakfast in bed a nuru m na umunwoke ndi ocha ma ka esi treat nwanyi nnenne obu eziokwu?
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
hehe heeee , lekwanu m oooo  nsogbu dikwa n'ala ibo. soo umunne anyi nwanyi ajula anyi, fake over to us, k'anyi daba city centre. aga m abia london next week k'anyi kpagharia  i ma ihe anyi na alike very much  hmmmn, chineke imeela o, m jisike chutagodi Mrs Tosh. BabyO, aga m alu nwanyi next year 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
bia osisi eji kwala ifu(na anya mu) agba asiri ebe a. Tosh i will send you to malabo if you no take time. Hope u remember tapas and club(8 and 9).
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
Ify si na ike umunwoke anyi adighi ya o choro onye n'enye ya breakfast in bed a nuru m na umunwoke ndi ocha ma ka esi treat nwanyi nnenne obu eziokwu?
Baby i gbugom n ochi, i na ajum, do i have a white boyfriend lol, gaa juo Ify lol Presido, o na obughi gi na ha na agbaso ndi asawo obu? how else did u know 
|
|
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
but tosh i fit know u ooooh
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
possibly 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
where u leave for cannan city
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
ebiri m na barraks rd  presido, ify aruola ala na threadia. ya na onye ocha n'akpa. odighi allowed  anyi ga achu ya na threadia. inshort, punishment ya wu na o ga abia cardiff bia swear na shrine agbara na ogaghi eso kwa onye imi ogologo again 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
barracks? ok ebirim na sacramento di parliamentary village. enyi nwoke bu kwa onye mbano. from ogwumba family in ph.
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
barracks ka ekwesiri i kpochi thr both of u
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
so thats your wish, i no go wok out for u. tosh ka anyi me ha what we did to them malabress. nnenneigbo not included.
|
|
|
|
|
|