|
presido1 (m)
|
Obughi eziokwu at all  , kedu udi umu nwoke iche na ha noo na igbo kwenu thread? i machie m nti iwere ofu kiss Aga m enye kwa ya ofu kiss nkem, radi, radi
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Predators.  . Nothing passes without raising an eye brow. I did not mention anybodies name ohhhhh. 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Aga m enye kwa ya ofu kiss nkem, radi, radi
Nna kedu ihe bu iwe gi? 
|
|
|
|
|
|
Radiant (f)
|
Romeo, rapu Mr P ka onye m kiss biko. Selfishness adiro kwa mma, o kwa ima?  Gini n'eme, Ikomi? 
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
Romeo zee kwa isi gi. Fa bu kwa ofu ndi olu na ako na ofu ugbo na enyekoro onwe fa aka na igbo mkpa onu aru.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Romeo, rapu Mr P ka onye m kiss biko. Selfishness adiro kwa mma, o kwa ima?  igwe bu ike  Romeo zee kwa isi gi. Fa bu kwa ofu ndi olu na ako na ofu ugbo na enyekoro onwe fa aka na igbo mkpa onu aru.
Nwanna udo kariri my side 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Gini n'eme, Ikomi?  Ikomi di n'ma oooo gi kwan? Fa bu kwa ofu ndi olu na ako na ofu ugbo na enyekoro onwe fa aka na igbo mkpa onu aru.
Now has somebody got a dictionary? I don't get that. Wokem iwu onye Enugu?  I knew somebody would always try to make things tough for others, wokem biko na e'de central Igbo. Biko kwan.  Romeo, rapu Mr P ka onye m kiss biko. Selfishness adiro kwa mma, o kwa ima?  These guys have no other plan but to muddle up my Igbo here. Hapu, nne, hapu, hapu.  Thats how we say it. 
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
Now has somebody got a dictionary? I don't get that. Wokem iwu onye Enugu?  I knew somebody would always try to make things tough for others, wokem biko na e'de central Igbo. Biko kwan.  Di okpa odika idiro anu ife there. Asim na ha bu otu udi ndi oru na aru na otu oru. (ihea bu akpala okwu) Marakwa na igbo si na onye aturu ilu kowara ya ego eji luo nne ya furu ohia( please am not refearing this to you)
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Marakwa na igbo si na onye aturu ilu kowara ya ego eji luo nne ya furu ohia( please am not refearing this to you)
No comment. Asim na ha bu otu udi ndi oru na aru na otu oru. (ihea bu akpala okwu)
Thats all u should have said. 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Romeo, rapu Mr P ka onye m kiss biko. Selfishness adiro kwa mma, o kwa ima?  Radi Radi!!! hapu romeo eche na afa gi obu juliet.  Bia were nsu nsu biko. Romanus  Biko nu kee ebe toshwoman gara for more than two weeks now. Fake na Felimbobo eji go tosh mere ogwu ego.  Fake kee ebe ino.
|
|
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
bIA GBO ROMEO KEDU EBE UNU CHUGA CHARA UMU AGBOGHO NDI IGBO NO NA NAIRALAND?
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Biko nu kee ebe toshwoman gara for more than two weeks now. Fake na Felimbobo eji go tosh mere ogwu ego.  Fake kee ebe ino. lol Papa Pres Fake no nma.infact o gara Cardiff i ga lee ma Tosh a nokwa ndu.kemgbe Gale ahu a si na o mere ebe ahu,Fake and even Felimbobo ahubeghi Tosh.ole otu i mere gi nwa? happy St Patricks day  i hope na i ga agbara m Easter ? udo di.
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao. i sim bia,nsogbu anoghi.m ga abia with Fake,i chokwara ya otu ahu?  ole ihe mere i ji cho ebe di hidden?i choro ime m hidden things?ujo gi jikwa style atu m  kwue elu kwue ala,its been agreed,sealed and settled na i ga agbara Easter abi? infact anyi ga aga kpatu d holy keske aka,otetula small.karid spiritz needed. may our keske never remain dry 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Ok kedu ihe nga eji agbara gi xmas ka obu easter. na next weekend oooo. Iga abia kwa esirim nri.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ok.a choro m ji orji + george na akanchawa lace nani  m na abia esiri gi nri say gini mere.i choro ka a kupuo m head?be very careful of what you ask for oooh.moreso o kwa i si na amaghim esi nri ka i chefuola 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ifyalways oma kwan la nu nri esi, ihe oma esi wu spaghetti, she can't even make a good macaroni and cheese, pasta no way. Common toast na ara yaa ahu. Ifyalways abanam booo. 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Kedu ebe Tosh no? I hope the wales gale did not affect him.
Ka o buru nani Felibombo ka O na-aya. I am getting worried really. The last time he came on was 12 days ago. That was just before the mayhem in wales.
Biko nu Onwere onye nwere infomation? Probably, the cable destruction that ochestrated by the gale affected his power supply.
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee eeeeee Toshiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiieeeeeee eeeeeeeeeeeeeeeeee
Felimbombo can not keep you for this longtime
|
|
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Presido,
Question? ngwanu juonu m. Onye ajuju a naghi efu uzo.
Ask and it shall be given unto you
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Fake Kedu ebe gara felimbobo do sara toshwoman. Anyi ma Tosh bu ohuru panti ju nri mana owughi ya mere iga eji akporo Tosh kpopuru ndi lekwa ntu ha eme ya ihe ndi lekwa ntu India mere abacha 
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
Toshman no in good hands with two professional ashawo katara ahu from holland. E jerem yesterday ga supplyiara ya some loads of condoms (okpu nna bu enyi and viagra) the girls promise to release him after they reach their ehhhhhhhhhhhhhhhhhh
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
iwe ewela unu umunne m, agara m new jersey (obodo bush) i ga hu onye mu na ya ga alu very soon. ebe umu nairaland juru m aju, agaghi m aju onwe m, m gaa huta nke m tupu umu akwuna cardiff akporo m laa mmuo  soo, these days agaghi m adi regular na nairaland. i hope unu ghotara. . .  . . . . nwanyi atogbuo onwe ya ooooo 
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
Toshyyy ya bu na umu holland e dischargi go gi? ge nti ana m akwado shipurugi 3 girls from brazil. with heavy booty.
|
|
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
ugbua ka ibiara nu. your welcome to the club of nwoke gi nwanyi a ga m eme gi baptizim with mmiri akpu
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Toshieeeeeeeeeeeeeee o burukwa eziokwu  am hapi for gi .a kara m e kiss gi mana otu a i dinu married now ,no way again so nka gi  .obi oma di anyi to hear from you again ooooo we were really worried esp with the news from ndi UFu-Obi (infact i wont name names) na Fake ejirila gi mere ogwu oke.  Uncle Ikomi,i si na amaghim esi nri?nsogbu anoghi.ma esiteghi, Fake esie,am good at other important things.  Pres e chefukwala,isi ga eji ekwe uka akpara akpa abi?  igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
iwe ewela unu umunne m, agara m new jersey (obodo bush) i ga hu onye mu na ya ga alu very soon. ebe umu nairaland juru m aju, agaghi m aju onwe m, m gaa huta nke m tupu umu akwuna cardiff akporo m laa mmuo  soo, these days agaghi m adi regular na nairaland. i hope unu ghotara. . .  . . . . nwanyi atogbuo onwe ya ooooo  O dika onwere go felibombo aka Toshi kpara. Bia kwuo eziokwu. I ga na-emezi TDB n'elu nwanyi. Chetakwa maka agumakwukwuo iji maka ya bia obodo a. Iduwasichaa the babe ike I bia kporo another felibombo. Toshi nwayookwa. I hope the wind no reach your side sha.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
fake aluo la m nwanyi o  kporowazie felimbombo lawa o ndi nile spreadiri rumour na m gara ulo nga na liverpool,  ntoooooo  maka aguma akwukwo m, aga m agu the thing guruo ya na njedebe  aluola nu m nwanyi o, ka ihe m noro n'ime panti m  umuigbo mmamma nuoooooooooo 
|
|
|
|
|
|
|
|