|
toshmann (m)
|
thanx ikomi 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Igaaaa aku party? 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
lol. see ya face  why you de bone?  aga m aku party ma de thing set-ia 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Eeeehhh ehhhh, okay, mee kam mara ma di party setia, ima na onagi wesi'm oge. M ga abia kwa, drink one drum and pray I get home. 
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Tosh all these smileys i na etinye makes it look like you arent serious at all. anyway i think somehow that you are serious.congrats  Ikomi o foro gi nani 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikomi o foro gi nani  Yeah you might have a point there, though its not entirely true. Since Tosh is in now, I hope we will discuss the issue because amam Tosh ga eyerem aka. Tosh since u've been gone, nwando has been very kind, to the point ya apotaram a beautiful lady na threadia. Tosh before u and me, Mr P as he is now called, na enyi ya woke Romeo, ekwe gi okwu nwata nwayi ahu kwa na ala, nsusu onu was coming from both right, left and center. Tosh ike agbum. I don't knowww, onwere ihe nwere ikwu Tosh.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
ihe m nwere ikwu wu na chineke agoziela m with ihe m na acho. ekpere m choro ka unu kpere m now wu ka chukwu gozie the olulu with ihe nile olulu nwanyi kwesiri inwe. . . ihunanya umu ego anuri tosh a-retire-la from umuagbogho ahula m ihe obi m na acho. ugbu a ka m ghotara ihe mega m kemgbe. nwoke ga achugide nwanyi till ya ahu nke bu obi ya. ahula m nke m o  obi na eme mu meri-meri  ekpere m bu ka chukwu gozie gi ka i nweta udi ihe m nwetara. oge ahu ka i ga aghota ihe m na ekwu untill then, ka m na enjoy nwanyi m chukwu nyere m 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Tosh I placed a genuine case in front of you, kama Igaaaaa eme ya address, inaaaa agba ya gburu gburu. Tosh ezi okwu adighi na onu, the only eziokwu digi na onu wu ekene hello, good morning and good night, and achogim ka ikwere'm the ekene ozo, until u address the issue. Iwe abialam. Igbo good night.  Tosh good night. 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Haha Tosh nke m.
uwa rikwara gi mma.
Ka o burukwa eziokwu. chileke lee. Ekpere m I zara n,ebe Tosh no, a na m ekele gi nke ukwuuuuuuuu.
Ugbua , naani m nwe nwerecha.
Toshi agaghizi elenyere Ify anya.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
heheee haha ole otu anyi si di sure sef na o bughi Felimbombo dega ihe.its possibe yet,maybe Tosh a hapurula ya ulo ya  . . . .a possibility anyway  N'aka nri sha,o burukwa Toshie dega ihe a na eziokwu then it is well.onye chotara ezi nwanyi,a chotala ihe oma.Toshieeeeeee m before,Ka chukwu gozie gi na onye i huru na anya,Ka o were umu,ego,ihunanya,udo ezi na ulo,nghota,ako na uche,ndidi were cho unu abuo nma.O ga adiririrrrrrrrrrrrrrri gi na odoziaku/oriaku gi nma. But yet,o putaghi na iga ahapucha anyi now,we love you plenty  hehe the only man standing,Ikomi  hehe,okwu gwuru m na onu. lol a maghim what to tell you ugbua,ndo ka o bu tasie obi  well,take any one or both @all emume Isita oma nu.onye riwekwa osikapa ya,ya chetakwa nwanne ya.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
hehe the only man standing,Ikomi  hehe,okwu gwuru m na onu. lol a maghim what to tell you ugbua,ndo ka o bu tasie obi  well,take any one or both LOL. Ikomi this, Ikomi that, Ikomi here, Ikomi there. Nne Raaaaaaaaaaaaaapu Ikomi, raaaaaaaaaaaaapu Ikomi. Ikomi onapuru gi di? Okay aluo la'm nwanyi, alurum this evening. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao Ikomi dikwa careful ooooo.i na anapum dim say gini mere? i ghola nwanyi ? haha lekwa nu ijiji ooooo,ijiji sikwa na o so na ndi choir i si na i luola wetin?one minute nwanyi?Ok,a ghotara m gi,its either patience nwa Ogoni or its Comfort,nwa ijaw.lol cheiiiiiiii awu m onye amuma,a gwara m gi were ndidi . . . patience ma o bu Ndo . . . .Comfort anyway,Isita oma. Presssssssssssssssssss biakwa nyem ihe Isita m o  GC nwanyi oma,oto uto babie  happy Isita Darfur,Otele na Faky m happy Isita too  Radiant,Oziomatv na Romanus  Isita oma nu nnenneeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeh,chei  happy Isita 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
haha lekwa nu ijiji ooooo,ijiji sikwa na o so na ndi choir LOL. Now where did u get that from. It depends on the song. Ngaaaa alu nwanyi soon. But for now RAPU Ikomi. lol Unu agha egbum na threadia.
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
ify-nne, kedu ka i di? ikomi, hi a no m n'onru ugbu a. just stopped in to say "kee kwanu" 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Igbalia la oohhhh, puta. Chyky chick. Ihu kwara na ndaaa choro i nail mu to the cross. 
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
LOL. Ikomi this, Ikomi that, Ikomi here, Ikomi there. Nne Raaaaaaaaaaaaaapu Ikomi, raaaaaaaaaaaaapu Ikomi. Ikomi onapuru gi di?Okay aluo la'm nwanyi, alurum this evening.  hissssssssss. u wish u were that popular. 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
hissssssssss. u wish u were that popular.  As long as its u that says it no wahala. Av got to go guys, please we'D talk soon.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol GC udo di. Ikomi gbara okwu gi nuo buko. ka chi foo nu 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
lol GC udo di. Ikomi gbara okwu gi nuo buko. ka chi foo nu  [/quoteKa chi foo nu since 9pm ika no kwa ebe since then. Odikwa egwu ma oburu my father.
|
|
|
|
|
|
nwando
|
Tosh nwannem ooooooooooooooooooooooooooooo It was great speaking with you this night. Nwoke oma ka chukwu gozie gi gozie kwa nwa baby gi safe journey back to Cardiff. Oge wedding ruo biko zitaram email o buru go di uziza na uda k'am zitara unu because emecha wedding,nwanyi aturu ime  assuming na ikubeghi nkpuru gi earlier Olu gi amaka na phone i nwere musical voice  kelee nwunye anyi si ya na auntie nwando si ya nno
|
|
|
|
|
|
nwando
|
Ikomi ntoooooooooo  Tosh achotago ezigbo ada bu asampete. noro ebe ahu n'ebu umunwanyi di ka Wesley Snipes  ha kpachaa gi eze,dentist enyegi dentures 
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
Igbo Kwenu!! Olee otu unu mere?
Bia, ano m on Spring Break, so asi m ka m bia kele unu n'ile, ma otu unu di. Enweghi m alot of time so ka m kwuo ihe m choro ikwu ngwa ngwa. Kedi ihe na-akpotu ebea? Ahuru m na onwere onye huru nwanyi o ga-alu. Toshmann, chei, ekele diri Chineke. Akwukwo Nso si na "He who finds a wife, finds a good thing, " Proverbs 18:22. So, Nwoke, biko, jide nke i ji. Chineke agoziela gi.
Maka ndi nke ozo no ebea. Ka Chineke gozie unu nile.
Ndeewonu.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
Tosh nwannem ooooooooooooooooooooooooooooo It was great speaking with you this night. Nwoke oma ka chukwu gozie gi gozie kwa nwa baby gi safe journey back to Cardiff. Olu gi amaka na phone i nwere musical voice  kelee nwunye anyi si ya na auntie nwando si ya nno nne i'm soo so happy with my fiancee she pleaded with me and i'm going to modify my trip. i'll be in the states for another 4 days or so. . . . nna papa m ga asi na anaghi m aguzi akwukwo again  anyway, i should be in cardiff on wednesday. but i'll travel to ohio tomorow(thursday) to see a few relatives. thanx for the complements  fake na ikomi, jisienu ike o  ekpere m wu ka chineke mere unu ihe omere m 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikomi ntoooooooooo  Tosh achotago ezigbo ada bu asampete. noro ebe ahu n'ebu umunwanyi di ka Wesley Snipes  ha kpachaa gi eze,dentist enyegi dentures  I chighari umu nwanyi ka Wesley Snipes owu kwa nu ndu oma.  Buko (which should be biko though), Nwando ad like to speak to you too, I don't know how to get your number, I wont be in here for the rest of today and tommorow, but ad be in here all through Easter Monday say from 2pm which should be 9am your time. I hukwana ha achowala igum last man standing, last man standing owu aha oma?  Chukwu ekwena ihe ojuo, Igbo si edowe miri na ezi for too long, ndi umuo ga amaye ya aka. Look I need to move my bowl of water in. lol So Nwando buko meeee kanyi hu. Ariro ka'm na aro gi. 
|
|
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Tosh congrats joo  . I see levels don change now. Akwukwo nso siri na onye chotara nwunye chotara ezi ihe, na ihu jehova na-achakwasi kwa ya.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Chinenye M happy Isita nwoke oma. Pres kwusi i mark m buko,aga akpokwanu nke a gini?ole ihe gbasara gi?ihe ahu i na achom na onu/ahu i ga enweta ya very soon.  lol Isita oma onye o bula 
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Tosh Ngwa kedu ebe gi na nwa ada obu noro hu? Kedu onye o bu? O na -abia nl?
O bu nnechi?
Meenu ka anyi maara. Ikwesiri i kowataranuru your best friend. A gaghi anara gi ya inugo. Ify ezugoro m.
|
|
|
|
|
|
|
|
faketan (m)
|
Umuigbo Happy Easter.
|
|
|
|
|
|
deola1 (m)
|
igbo nwenu 
|
|
|
|
|
|