Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady

A Member? Please Login  
type your username and password to login
Date: August 30, 2008, 10:39 AM
234962 members and 135105 Topics
Latest Member: Osmond Agu
Nairaland [Nigerian Forum] Home Help Search Who is currently online? Login Register
Nairaland Forum  |  General Discussion  |  Culture  |  Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
Pages: (1) ... (453) (454) (455) (456) (457) (458) (459) (460) (461) (462) (463) (464) (465) ... (533) Go Down Send this topic Notify of replies
Author Topic: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady  (Read 77842 views)
Soundmind (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14656 on: March 31, 2008, 01:33 PM »

Ndewonuo ,
Ndi nwem and ndi m nwe.
Onye biri, ibe ya birikwa.
Igbo kwezuenu o !

Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14657 on: March 31, 2008, 02:02 PM »

Quote from: ifyalways on March 30, 2008, 09:27 PM
infact iwe abiala m.  Grin

i si na Ikomi mere nini? nke a bu breaking news. . . .Ikomi . . .every womans night mare  Grin

LOL

Iga ekwute kwa ihe ga eme iwe abiam in actual fact.  Angry

SAM MILLA (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14658 on: March 31, 2008, 03:36 PM »

Quote from: Soundmind on March 31, 2008, 01:33 PM
Ndewonuo ,
Ndi nwem and ndi m nwe.
Onye biri, ibe ya birikwa.
Igbo kwezuenu o !

@soundmind
O gini ka ana ekwezu,
ina egbu efi

kedu ka ubochi si kwuru na obodo anyi bu Enugu
AMA M NA IHE NILE NA GA NKE OMA.
romeo (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14659 on: March 31, 2008, 10:01 PM »

Hhahahahah Umuigbo nile a na m asi unu nile happy easter from enugu, kedu onye siri na ya choro okpa 9th miles? Ifyyyyyyyyyyyyy faky i go bring the okpa for you sha

Toshy isiri na gi na nwanyi bekee na eme ndu na be obama?
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14660 on: April 01, 2008, 10:53 AM »

  Grin                     Tongue                           Cheesy
umuigbo happy APRIL FOOLS day  Grin
heheeeeeeeee Fake atokirila tata.m ga eme ya double april fool  Cheesy
Ikomi i si nini?arighi nsogbu nonu,mi na gi adika infact uyo na ihe niile no na uyo wu nke mi na gi .
Sam milla ndeewo.Enugu. . . .Enugu nke ngwo too.ala igbo amaka.birikwa dede !
Soundmind kwezuo.ya gazie.
Romy dalu so.you are the most wanted trusted  Cheesy buko echefula di okpa,o dim nkpa
GC nwa ada di ora nma,o ga adirirrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrri gi nma.Amen
Darfurrrrrrr,i dikwa ndu?igwuribe ndi agha philsitine e burula gi ?ebelebe !
         Umu igbo niile ya gazie.
darfur (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14661 on: April 01, 2008, 07:30 PM »

bikonu oo
asi na toshnwayi nwa mama alurulanu nwanyi Grin

ebelebe igba Grin

ebelebe igbaaa Grin Grin

ebelebe nke igbaaaaaaaaaaaaaaa Grin Grin Grin Grin
darfur (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14662 on: April 01, 2008, 07:40 PM »

   akuko putara ugbua(breaking news)

asi na ndi igbo nairalandi ga anata award n'aka british parliament maka contribution ha n'eme na intellectual development uwa dum (global intellectual contribution)

lekwanu ebe m si guta nke a Cheesy aha m dikwa na list ahu Cheesy Cool

http://www.ireport.com/ir-topic-stories.jspa?topicId=7583

aleluya chim lee Cheesy
darfur (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14663 on: April 01, 2008, 07:47 PM »

chineke meeeee Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked

faketanu leeeeeeee Grin Grin Grin Grin Grin Grin

gini ka m na agu ebe a eeeee Grin Grin Grin

http://www.nairaland.com/nigeria/topic-96888.0.html#msg1727749

faketan, iwu onye switzerland Cheesy Cheesy

ify Wink iwe ewekwalagi Kiss
ihe nile a bu ebelebe igba Grin
hoha Cool

nne jisike. . . ina agbali . . hoha Cool
onye n'alikighi ya, onye ahu kpoo ishi na block Tongue
Ynot (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14664 on: April 02, 2008, 08:31 AM »

Ndi b'anyi, kedu ka unu mere?
monshege
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14665 on: April 02, 2008, 08:37 AM »

ohaneze ndi igbo ekelekwa m unu oooo. papa na mama, sisi eko na bomboy, echetara m echetara m aka m no na elu oo.
echelon (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14666 on: April 02, 2008, 08:41 AM »

Quote from: Ynot on April 02, 2008, 08:31 AM
Ndi b'anyi, kedu ka unu mere?
O di mma. Gikwanu?

Monshege i boola chi?
monshege
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14667 on: April 02, 2008, 08:48 AM »

Quote from: echelon on April 02, 2008, 08:41 AM

Monshege i boola chi?

abobeghi m chi, "eclipse" na eme ebe a
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14668 on: April 02, 2008, 11:45 AM »

igbo ya gazie !
Ynot,back to sender !  Cheesy ekele m gi too.
Monshegelmao i dikwa fun nke ny ndeewo.
Darfurrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrr,obara Pres abala gi n'ahu?rofl.fyi,mpa ochie nwanne Fake bu onye Swiss.  Grin infact ebe ahu bi imerenne ya.ebelebe igbaaaaaa. Tongue
Otele,ahuru m gi ebe m huru gi.jissie ike.
Echelon,ndeewo.
Ikomiheheeee gi na oru ana eme  Cheesy well,ihe obula nara oru bu oru job on !  Grin
Romy,i choro inye ya 9months before i lota ? o na ha atogi i na achienjoy bros.
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee  Kiss Grin Kiss Cheesy ENJOYYYYYYYYYYYYYYY
GC,kedu?ndeewo.
Trev na mortiple ndi mba9,ndeewonu.gini mere na ndi Ubomiri e nweghi mmiri na ala ha  Huh o nwere film m lere,unu e nwere ike i kowara m?a nuru m na ha na aga na"OHI" na  "EGBEADA" aga echu mmiri.
faky  Kiss Kiss Kiss Kiss Kiss Kiss Kiss Kiss,all 4 you nwoke magic fingers  Cool
           igbo kwenuoooooooooooooooooooooooooooooo
Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14669 on: April 02, 2008, 05:19 PM »

Ynot? Hissssesss.  Undecided

Quote from: ifyalways on April 01, 2008, 10:53 AM
Ikomi i si nini?arighi nsogbu nonu,mi na gi adika infact uyo na ihe niile no na uyo wu nke mi na gi .

Nka ahu owu proposal, nne owu kpa gi nwe muooo, infact buru'm na okpo/ozugbo.  Cheesy

I hope na Fake aghaghi aku mu okpo? Fake ana'm alukpa(fight) 2 hands  Angry

Ynot (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14670 on: April 02, 2008, 06:52 PM »

Quote from: Ikomi on April 02, 2008, 05:19 PM
Ynot? Hissssesss. Undecided

Great ikomi! nnam ukwu kedu? Biko, no more hissing. Gwam ihe bu iwe gi.
faketan (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14671 on: April 02, 2008, 06:58 PM »

hissess
Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14672 on: April 02, 2008, 07:01 PM »

Quote from: Ynot on April 02, 2008, 06:52 PM
Great ikomi! nnam ukwu kedu? Biko, no more hissing. Gwam ihe bu iwe gi.

Iwe'm bu na igara hibernating. Look Ynot, when men were men where were u. Ynot u don't come out when u feel like?  Angry
Ynot (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14673 on: April 02, 2008, 07:25 PM »

Quote from: faketan on April 02, 2008, 06:58 PM
hissess

I said no more hissing

Quote from: Ikomi on April 02, 2008, 07:01 PM
Iwe'm bu na igara hibernating. Look Ynot, when men were men where were u. Ynot u don't come out when u feel like? Angry

My parole officer said i must avoid nairaland- one of the term for my release from penitentiary.
Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14674 on: April 02, 2008, 07:48 PM »

Quote from: Ynot on April 02, 2008, 07:25 PM
My parole officer said i must avoid nairaland- one of the term for my release from penitentiary.

Booooyyyyyyyy igara that place? Booooooooyyyyyyyyyyy ita'na ochicha. Boooooooooyyyyyyyyyy never mind ima na akpukpo mass education si na ihe ndia wu protein, it helps u grow.

Booooooyyyyyyyyyy why ha jiri jighi'de gi kwan? Ijara nwa landlord gi? But I wanrned u, Ynot I warned u.
Mortiple (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14675 on: April 03, 2008, 10:19 AM »

Quote from: ifyalways on April 02, 2008, 11:45 AM
Trev na mortiple ndi mba9,ndeewonu.gini mere na ndi Ubomiri e nweghi mmiri na ala ha  Huh o nwere film m lere,unu e nwere ike i kowara m?a nuru m na ha na aga na"OHI" na  "EGBEADA" aga echu mmiri.

 Grin Grin Grin

Ify nwanyi oma, kedu kwanu ebe Egbeada di?  EGBEADA no na ime Ubommiri.  (I stand to be corrected)  Ndi Ubommiri gara chuo mmiri na Egbeada, oka bu na ala Ubommiri. Oburu gwodi na Egbeada bu ndi agbata obi ha, oka bu otu ihe ahu. Agbataobi onye bu nwanne ya.

Anyway, thanks for your observation. Agam a consult enyim onye Ubommiri for more 'nkowaciation'.

Faketan, Echelon, Ikomi, Ynot, Monshege, na kwa ndi ozo na akwalite asusu na omenala Igbo, oga adiri nnu mma o!  (Ga asi m OFOOO (Iseeehhh)!

Ify nne, ibu onye ebe?
Trev, nwa mama, kedu ebe isi na ala Mbaitolu?

techzone
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14676 on: April 03, 2008, 10:47 AM »

Igbo Kwenu !!!! Grin

Umuahia, Abia State

Anam ekele unu ooooooo!!
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14677 on: April 03, 2008, 12:05 PM »

igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
  hisses  Cheesy owu nke na ewuzi?Ikomi na Fake  Tongue i hiss nke m na alakuba  Grin
Mortiple,abu m onye abia state amuru na anambra,go ogo na enugu,imere nne m bu na imo,mee enyi na ebonyi. . . . .o foro ozo?  Grin lol abum onye Arogod na abia state.
mbakwa,Egbeada a bughikwa Ubomiri,that am very sure of,Yes, ha bu agbataobi mana ha abughi same.Ubomiri gbara agbata obi with "nwaorieubi,egbeada na ohi"  Tongue na maybe "orodo" a dighim sure of this one sha  Undecided
ihe di funni with it bu na ana akpo ya ubomiri yet,ha enweghi mmiri  Tongue

ChinenyeM . . . . we rove you.ya gaziere gi too  Kiss i rikwa nma?
Techzone ndeeeeeeeeewo.ohuhu,amaachara,umuopara,olokoro. . . .ala wu otu  Cool

igbo kwenu oooooooooooooooooooooooooooo
Kashif (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14678 on: April 03, 2008, 12:30 PM »

Hi guys Embarrassed Chei! Obu gini mere aka m?? Huh I'D wanted to. Na wa o. A choro m i type ide ihe n'Igbo mana aka m na akpari onwe ya. Biko gbaghara nu aka m doo.

Igbo bu Igbo, ekele m unu. N'ezie, nkwado m huru ebe a juru m afo. Biko, unu jike ka unu ji. Ndewo nu!
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14679 on: April 03, 2008, 05:59 PM »

Ndi oso abiola na aputa one by one Grin Grin Grin
Ynot and monshe, hope the prison term is completed now  Grin Grin Grin
ka onu ono na probation Tongue Tongue Tongue Tongue
Were u guys tagged? Huh Huh Huh
Ify  Lips sealed Lips sealed Lips sealed onye swiss. maybe fake bu onye ocha Tongue Tongue Tongue

Mortiple (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14680 on: April 03, 2008, 06:22 PM »

Quote from: ifyalways on April 03, 2008, 12:05 PM
igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
 Mortiple,abu m onye abia state amuru na anambra,go ogo na enugu,imere nne m bu na imo,mee enyi na ebonyi. . . . .o foro ozo?  Grin lol abum onye Arogod na abia state.
mbakwa,Egbeada a bughikwa Ubomiri,that am very sure of,Yes, ha bu agbataobi mana ha abughi same.Ubomiri gbara agbata obi with "nwaorieubi,egbeada na ohi"  Tongue na maybe "orodo" a dighim sure of this one sha  Undecided
ihe di funni with it bu na ana akpo ya ubomiri yet,ha enweghi mmiri  Tongue

Ify Nwa ada, kam do gi anya.

Ubomiri is made of nine villages: Egbeada, Amauburu, Umuabili, Obokpo, Umuocha, Ohuba ohum Ahama and Umuojinaka. Its neighboring towns are Akwakuma, Ifakala, Irete, Ohi and Mbieri.

Okwu agwula.  Onye mmeri kam bu! Grin Grin

jamah (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14681 on: April 03, 2008, 06:30 PM »

Quote from: Mortiple on April 03, 2008, 06:22 PM
Ify Nwa ada, kam do gi anya.

Ubomiri is made of nine villages: Egbeada, Amauburu, Umuabili, Obokpo, Umuocha, Ohuba ohum Ahama and Umuojinaka. Its neighboring towns are Akwakuma, Ifakala, Irete, Ohi and Mbieri.

Okwu agwula.  Onye mmeri kam bu! Grin Grin

Puleeeezzz!!!! What is this!??? Didnt you read the rules of this site!!! It is stated there ONLY ENGLISH!!! Why do people love to fail exams when instrustions are simple!!!???
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14682 on: April 03, 2008, 06:40 PM »

Quote from: jamah on April 03, 2008, 06:30 PM
Puleeeezzz!!!! What is this!??? Didnt you read the rules of this site!!! It is stated there ONLY ENGLISH!!! Why do people love to fail exams when instrustions are simple!!!???
Who is this? have u checked how many pages this thread is? please do that before u boil pass your boiling point.
monshege
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14683 on: April 03, 2008, 10:47 PM »

Quote from: presido1 on April 03, 2008, 05:59 PM
Ynot and monshe, hope the prison term is completed now  Grin Grin Grin
ka onu ono na probation Tongue Tongue Tongue Tongue
Were u guys tagged? Huh Huh Huh

pres a.k.a nwa be eliza, kedu ka eke si anya anwu? onye si na penitentiary gbaputa ana aga probation? amaghi m maka ynot mana probation bu maka ndi isi di mma. biko kedu ebe nnenne igbo nile no?

umuigbo hiii ma o buru romero
ghettochyk (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14684 on: April 04, 2008, 12:35 AM »

monshege?! i ka di ndu? wow.

jamah, i don't even think your alive. go bury your ozu somewhere else. <rolleyes>
Uzzyan (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14685 on: April 04, 2008, 10:21 PM »

Unu niile chefuru mu!!
Nsogbu adighi Chukwu noo!!
Ka odi biko o
Ify na romeo kee kwanu
Presido kee ka ahu di?
oziomatv (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14686 on: April 05, 2008, 10:16 AM »

 Umu BIAFRA ANA  M EKELE ONYE OBULA.

           kedunu ka ihe si wee kwuru ugbua?
             
romeo (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14687 on: April 05, 2008, 01:24 PM »

LoL  Cheesy Cheesy Cheesy

Gini ka Ynot na Monshege biara ebe a ime? hahahahaa

Ify okpa gi choro igho ice block oooo
Uzzy kedu kwanu? okwa i no na Lagos? a nom na abuja now!!
Ikomism kedu ije nwa nna? i see saw your message Wink
faky na toshy na presi i dey greet ohh

infact Umuigbo Hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
Page 2
Pages: (1) ... (453) (454) (455) (456) (457) (458) (459) (460) (461) (462) (463) (464) (465) ... (533) Go Up Send Topic to Friend by E-mail Reply 
Google
 
Web www.nairaland.com
Sections: TV/Movies (2) Music/Radio (2) Celebrities Job Talk Jobs/Vacancies (2) Career Talk Romance Books Politics Sports Fashion Travel
Health Schooling Religion General(2) Business Webmaster Programming Computers Phones Cars & Trucks

Links: Page1 Page2 Page3 Page4 Page5 Page6 Page7 Page8 Page9 Page10

Nairaland is owned by Oluwaseun Osewa
Nairaland Forum | Powered by SMF 1.0.12.
© 2001-2005, Lewis Media. All Rights Reserved.