Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady

A Member? Please Login  
type your username and password to login
Date: October 16, 2008, 05:56 AM
250406 members and 149163 Topics
Latest Member: Vujpljmi
Nairaland [Nigerian Forum] Home Help Search Who is currently online? Login Register
Nairaland Forum  |  General Discussion  |  Culture  |  Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
Pages: (1) ... (454) (455) (456) (457) (458) (459) (460) (461) (462) (463) (464) (465) (466) ... (548) Go Down Send this topic Notify of replies
Author Topic: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady  (Read 83560 views)
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14688 on: April 06, 2008, 01:36 PM »

igbo hellllllllllllllllllo
Mortiple. a maghikwam na Ubomiri na IRETE gbara agbataobi.Dalu.o kwa ima na paw-paw na acti film bu onye Ubomiri  Tongue
Pres,gbanwe ma chegharia  Sad Sad Sad Tongue
Uzzy babe anyi echefughi gi ooooooo,infact e zirim Romy ozi ya zie gi.o putara na i hubeghi Romy na ulo akwukwo unu?e nyere m ya 1000 biafran shillings for Ulol.ndeewo,you are loved and always on our mind babe  Kiss Kiss Kiss ole maka akwukwo?jisie ike .
Romy,Romy,Romy . . . .smooth operator,most wanted loved,not here not there,see me i see you. . . .lol o m kporo gawa  Cheesy e kwela akuko banye na that okpa,buko.enjoyyy
GC,Ikomi,Monshege,Ynot,Darfur,Oziomatv,Kashiif,echelon,Youngies,Chinenye m,. . . .diri gawa ,ka Chineke noyere anyi niile na izu uka ohuru a.
Faky  Kiss Kiss Kiss Kiss Kiss
igboooooooooooooooooooooooo kwenu.
liftedone (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14689 on: April 06, 2008, 10:27 PM »

Ifyalways, kedu kodi? Imela. Kachifo. I think I just said how are u, welldone, goodnight, abi?
Igbooooo kweeenu!
faketan (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14690 on: April 07, 2008, 07:58 AM »

Quote from: jamah on April 03, 2008, 06:30 PM

Puleeeezzz!!!! What is this!??? Didnt you read the rules of this site!!! It is stated there ONLY ENGLISH!!! Why do people love to fail exams when instrustions are simple!!!???

You want us to notice you. You are hereby noticed.

Ngwa kwara 'urio' gi laaa
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14691 on: April 07, 2008, 01:33 PM »

Quote from: liftedone on April 06, 2008, 10:27 PM
Ifyalways, kedu kodi? Imela. Kachifo. I think I just said how are u, welldone, goodnight, abi?
Igbooooo kweeenu!
lol
o di nma,enyim nwanyi.i tetago ura?ndeewo.jisie ike.  Grin
you try jare,wadoooo.i siri"Ukodo" ? ana m abia for it  Kiss

igbo kwenuooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo ooooo
toshmann (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14692 on: April 07, 2008, 07:40 PM »

ifylayer and faketan lover kedu ka unu di

fake, abiaghachi lam cardiff Sad
ike school agwula m Angry
achorom iga nonyere nwanyi m ga alu alu na new jersey Cheesy

hooohaa Cool
faketan (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14693 on: April 07, 2008, 11:42 PM »

Toshnwanyi.

You are hereby highly nno.

Come back and take your position.
Toshmann nwa amama anu a na-agba egbe O na-acho condom
Allcorrect (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14694 on: April 08, 2008, 03:21 PM »

Ndi Igbo  na Nairaland
KWENU

Asi m nu ndewo.

Awum onye Avu n'ime Owerri

Jisi e nu ike.
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14695 on: April 08, 2008, 06:37 PM »

all correct ndeewo
igbo kwenu oooooooooooooooooooooooh
Toshman ndeewo.kedu make nwanyi gi?
Romy,uhm. . . . .jirikwa double POP na abuja gi ahu,ije dikwa risky  Grin
Ikomi,hellllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllllo.
Pres,huhu,hoho,pupu,popo,kiki,kuku,o kwa i hotara  Wink ole etu iri?
GC ole nke na eme nu?
darfur,Oziy,Moon/Manshege,Ynot,Fromnkwere,Trev,ChineyeM,infactigbo niile ya gazie.
nwando
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14696 on: April 08, 2008, 06:47 PM »

oh ify bekee,so ndi nwoke k'inekele?
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14697 on: April 08, 2008, 06:58 PM »

Quote from: nwando on April 08, 2008, 06:47 PM
oh ify bekee,so ndi nwoke k'inekele?
Obu zi ndi nwanyi ka oga ekele Grin Grin Grin
Ya kele nwanyi, nwanyi akporo ya la kpoo nu Tongue Tongue
Ify next time if u wan great me make sure say u bend
down small as u wan type"Press good even". Otherwise Lips sealed Lips sealed

Nwando olia, kedu ka eke shi anya anwu na obodo emelika.
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14698 on: April 08, 2008, 06:59 PM »

Onye kele Sunny,Sunny ekele ya.
GC bu nwanyi,so also is Trev.i naghi abia na threadia mgbe dum so  Undecided i like kelela ndi m ma here.o nweghi ihe meganu nyways,Kedu kwanu?am sure na i di nma.Ya gazie.

Pres gekwa nti nke oma,eriri ma ngwugwu,ngwugwu makwa onye kere ya.  Grin
were azu eze gi guo azu ire gi counting.  Cheesy
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14699 on: April 08, 2008, 07:03 PM »

Pres so seriously obi kara gi i kolonize nnenne anyi niile naani gi Yet i bia nga acho onye ga ebi gi oma all in d name of ekele  Huh Shocked Sad  anya ukwu mere nwanyi abagana jiri gba afo onu  Cheesy

Pres fesse na Uzzyan na aju ase gi.ole ahia gi na ya zuru na azu anyi?  Grin
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14700 on: April 08, 2008, 07:05 PM »

Bia ify odika u dey see two moon for sky at the same time.
If i catch you dia ehh, anyway you know wetin go happen.

Come ibu onye arogod ka ibu onye ikwerre, onwere ebe somebody
si na arogod si na Ikwerre puta or vice versa Grin Grin Grin Grin
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14701 on: April 08, 2008, 07:08 PM »

So imaghi na press bu Boy Gorge, Huh Huh
Umu-nwanyi na acho ka ube mpere Cool Cool Cool
Nnenne no maternity leave Grin Grin Grin
Oge ma baby ju ara nnenne ga abia kele onu. Undecided Undecided Undecided
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14702 on: April 08, 2008, 07:12 PM »

Pres eyighim uwe/efe m ji ako onu or ayo akpu today buko.
O burugodi na ndi nkwere si na Orlu,ma o bu na ndi Aro si na amaifeke,o nweghi ihe o mere as long as anyi niile bu ala igbo.

Pres buko hapum ebe i ji dokwa.am simply tired . i nwere fried eju na egovin?aguru dim na ahu ugbu a  Embarrassed
nnenne baby gi?iba ojoo abiala gi.ndi french na asi revesnro ojoo na eme before iba.Pres ka nwuo dongoyaro  Grin
Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14703 on: April 09, 2008, 12:03 AM »

Ebere Presss egbuola mu nu oooooohhhhhhhhhh.

Pressssss your now the last man standing, Ikomi aluo la nwanyi, amaghim na Namibia bu ebe uwa gburu.

Pressssss icho ihum u'D need to go through South Africa, Pressss ngwanu lekote onwegi. Kelerum ndi enyim tell them al miss them.

http://www.youtube.com/watch?v=XrvKi0ojxLI

Thats just to let u guys know what your missing.

Nwando eeeeooooooohhhhhh, u know ad miss u.

Onwere onye ozo mu'na efe'e'ri bai bai? Bukonu onye achola uka.  Cheesy
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14704 on: April 09, 2008, 08:06 AM »

Ikomi
From Iraq to namibia, shaking head
At this rate somalia will be your last bus stop.
Aturu muru ebele gba aka nwa they say. Grin Grin Grin Tongue Tongue Tongue

Ify anam abia Ivory Coast in september.
echelon (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14705 on: April 09, 2008, 08:13 AM »

Ndi be anyi. Daalu nu ooo. Biko nu enwere m ajuju. Kedu ihe kpatara ndi nne na nna anyi ji ado anyi aka na nti ka anyi ghara ilu onye na-esighi na steeti anyi? Na ima atu, ndi Anambra na-adu umu ha odu ka ha ghara ilu umu nwanyi ndi Imo. Gini kpatara nke a? O bughi otu ndi Igbo ka anyi niile bu?
faketan (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14706 on: April 09, 2008, 12:35 PM »

Maka ujo ndi ntori bidoro mgbe gbooooooooooooooooooooooooooooooooooo
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14707 on: April 09, 2008, 02:44 PM »

Ikomi,Ikomi,Ikomi, Aturu muru ebule gba aka nwa.Ka m mee na ibem mere, mere ngwere jiri daa ogbi. Grin come to think of it,i si na obu Namibia?rofl mbe ha ndi coat  Grin
man we know where you are jare,ga nojuo odu somehere buko.  Tongue

Pres ,nsogbu anoghi.i na abia i jide your POP originals only  Grin.
Echelon,o nwere ndi nwere reasons that might be reasonable to them for doing that.Ufodu ndi nne na nna nwere ike ha ndi ufodu obodo na ala igbo a zukola ahia,onye ahu erie ego ha,ha ejiri maka ya kpo onye o bula si na obodo ahu bia.
Ufodu buru ihe mere mgbe ochie.nna m gwara m na nna ya gwara ya na mgbe a na anu agha biafra,na ya gbajere oso ndu na ideato,ndi ideata a chupu ya.Ya mere o gwara ya na ndi ideato niile a bughi ndi ezigbo mmadu.i hula,its more like generalizing and visiting the sins of the fathers on the children.
Moreso,ufodi ndi a luluo di ma o bu nwanyi na otutu obodo na ala igbo.somehow,the marriage didnt work or ha e kesaa,some parents ejiri maka ya kwuo ma kpêbie na to avoid udika ihe di otu a imekwa ozo,onweghi nwa ha ga alu onye si na obodo ahi were puta.
N'nkeji okwu,its just because of one bad experience they or their parnets might have had in the past n'aka otu onye si na mba ahu puta.
    igbo kwenuuuuuuu oooooooooooooo Cool
Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14708 on: April 09, 2008, 04:29 PM »

Quote from: ifyalways on April 09, 2008, 02:44 PM
Ikomi,Ikomi,Ikomi, Aturu muru ebule gba aka nwa.Ka m mee na ibem mere, mere ngwere jiri daa ogbi. Grin come to think of it,i si na obu Namibia?rofl mbe ha ndi coat Grin
man we know where you are jare,ga nojuo odu somehere buko. Tongue

Iggaaa egbum LOL. Well at least owugi obodo ama ama maka ulo ego kam nno.

Quote from: ifyalways on April 09, 2008, 02:44 PM
Ufodu buru ihe mere mgbe ochie.nna m gwara m na nna ya gwara ya na mgbe a na anu agha biafra,na ya gbajere oso ndu na ideato,ndi ideata a chupu ya.Ya mere o gwara ya na ndi ideato niile a bughi ndi ezigbo mmadu.i hula,its more like generalizing and visiting the sins of the fathers on the children.

Gbam.

Exactly what happened to me with a twist, Ima nam luru Biafran war.

So it happened that to have an arieal view I was shooting from a banana tree, my colleague onye mbairi, egbujie the banana tree which resulted in me falling, and been captured. Owuya mere alike'I'm nde mbairi, and no tenth generation of mine is marrying there.  Angry
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14709 on: April 09, 2008, 04:45 PM »

Rofl
men that are men no na ihu agha Ikomi a noro na elu ukwu banana  Grin
O bu na elu ukwu banana ka aluru agha Biafra?i di sure na o bughi ihe ozo ka i na ede na elu ukwu banana?i na eme gini na elu ukwu banana?Ikomi . . .your way no clear at all.infact onye bu onye aka ebe gi ?  Grin

anurum na nwoke onye kortuma na Orlu nuru nwanyi nurse eliza oru,ha muo nwa ndi mmadu aguo nwa ya 'Kortu-eliza' .Ikomi aha nwanyi gi onye naimbia awu "kortueliza"?

Ikomi weds Kortueliza
  Kortueliza weds Ikomi  Smiley
echelon (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14710 on: April 09, 2008, 04:48 PM »

Quote from: wawa on April 09, 2008, 12:35 PM
Maka ujo ndi ntori bidoro mgbe gbooooooooooooooooooooooooooooooooooo
I toga mu ochi

Quote from: ifyalways on April 09, 2008, 02:44 PM
Moreso,ufodi ndi a luluo di ma o bu nwanyi na otutu obodo na ala igbo.somehow,the marriage didnt work or ha e kesaa,some parents ejiri maka ya kwuo ma kpêbie na to avoid udika ihe di otu a imekwa ozo,onweghi nwa ha ga alu onye si na obodo ahi were puta.
Ihe nke a na-agbagwoju m anya. Nne m gwara m n'ututu taa ka m chetakwa ghari ilu onye Imo. Oge m juru ya ihe o nwere megide ndi Imo, o gwara m na o dibeghi onye onukovillageanyi ma nwoke ma o bu nwanyi luru onye Imo o dabara. Alu m di na nwunye o bula di otu a adighi adigide. Oge m juru na-aga n'ihu, o gwara m na umu nwanyi ndi Imo na a nakari ndi mmadu umu ha nwoke. Na nwa nwoke ahu ga-echezozi ihe niile gbasara ndi be ha buruzia anya wusa ebe ezi na ulo ndi be nwunye ya no.

Ihe gwuru m ike bu na o nwebeghi onye m gwara na m ga-alu ya ndumodu a niile we na-ali ibe ya elu. O gwakwara m na a na-ama okwa mmiri tupu ozuzo.  Sad
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14711 on: April 09, 2008, 05:02 PM »

@Echelon,o na eme almost everywhere.well,o sikwa na aka udika nne na nna anyi were na udika umuaka anyi onwe anyi bu.For instance,ndi muru m ma from day 1 na ntim bu fancy and ihe m choro ime ka m ka eme so  Cheesy still luckily again,ha adighi so intrested na obodo onye o bula siri puta,ihe ha ma bu di person as an individual and then the family o siri puta.
well,o bu oru gi igwa nne gi na o bughi ndi Imo niile di otu ahuif there is any sef .Ozokwa how close the bond between unu abuo di .

A nunam many akuko maka umu nwanyi ndi Onitsha too,ufodi si na ha anaghi anota be di but yet e nwere ndi no na be di ha till date with no skin pain.Ufodi si na nwanyi mba5 anaghi anota be dimy uncle na nwanyi onye mba5 ya bi in peace.A si na ndi nwoke Imo amaghi alu nwanyi na ha di nma n'ime enyi,asi oku toomost of my peeps are happily married to Imo guys.lol d myths and stories d too much buko.
ihe diri anyi wu to try convince ndi muru anyi and get their blessings anyway and not to let their generalization and ihe mere mgbe ochie na akuko ha nuru dufie anyi.
echelon (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14712 on: April 09, 2008, 05:05 PM »

Quote from: Ikomi on April 09, 2008, 04:29 PM
Exactly what happened to me with a twist, Ima nam luru Biafran war.

Hmmm Ikomi, ya na iso lu agha biafra? O dikwa egwu ooo. Kedu ndi nke iso ndi kommando na awakpo ndi awusa ka o bu ndi soja mak4?

 Grin

Quote from: ifyalways on April 09, 2008, 05:02 PM
ihe diri anyi wu to try convince ndi muru anyi and get their blessings anyway and not to let their generalization and ihe mere mgbe ochie na akuko ha nuru dufie anyi.

Word!
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14713 on: April 09, 2008, 05:13 PM »

lmao
Echelon i kweta na Ikomi luru agha Biafra then be ready to kweta na uwa di squared.  Grin
Ikomi ka bukwa nwa nta . . .mirima nta nta ma o buru ndi Abiriba.Ikomi is but a lirrrrrrrrrrrrrrrle boy with ruffled aji obi na afo onu that came out with kai kai usage.  Grin
o nuru akuko Biara na ntori tales by moonlight  Cool

Ikomi,today wu today.agbakwala oso  Cheesy
Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14714 on: April 09, 2008, 05:30 PM »

Quote from: echelon on April 09, 2008, 05:05 PM
Hmmm Ikomi, ya na iso lu agha biafra? O dikwa egwu ooo. Kedu ndi nke iso ndi kommando na awakpo ndi awusa ka o bu ndi soja mak4?

Very good question, am sure u'D make a good student.

what u call ndi awusa is actually the Nigerian army. I was with the Nigerian army in Port Harcourt Garrisson. So mgbe ndi mba mmiri nasiri ndi Igbo there property na Rivers state, and the Hausas were fighting them from the North, Inshort my brother, Iwe abiam.

So with that Iwe, I collected all the ammunition I could lay my hands on and moved to Ukwa near Ngwa.

Boy it was one man show, I was defending in all corners until the Biafran army joined me 2 weeks later.

The only thing that made us loose that forth was that we did'nt get enough fund. When the ammo I had finished we were only left with bow and arrow. Inshort boy leave its a long story.
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14715 on: April 09, 2008, 05:41 PM »

heheeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
ochi eze na ochi ire wan kill me.
ejule ha ndi nne nwanyi,Ikomi ha ndi agha Biafra.
Boyyy like i said na mbu,ka nojuo ala somewhere.anyi ma e nwere big difference between ilu agha na igba oso agha.  Grin
so,so so i gbara oso agha gbaje na Ukwa?i dikwa lucky na ha ejighi gi mee pepersoup  Tongue
Real lucky boy,you are Ikomi  Cheesy
Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14716 on: April 09, 2008, 05:49 PM »

LOL.

Thats an insult to a veteran. lol

Ify abeg let me go, get some things done, hope to meet u again on the forum soon. Maybe later on today.

Ur funny.
echelon (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14717 on: April 09, 2008, 05:58 PM »

Quote from: ifyalways on April 09, 2008, 05:41 PM
Boyyy like i said na mbu,ka nojuo ala somewhere.anyi ma e nwere big difference between ilu agha na igba oso agha. Grin
so,so so i gbara oso agha gbaje na Ukwa?i dikwa lucky na ha ejighi gi mee pepersoup Tongue
Real lucky boy,you are Ikomi Cheesy

Kedu ife i na-ekwudi? I kweteghi na o soro lua ogu ahu? lol

Quote from: Ikomi on April 09, 2008, 05:30 PM
So with that Iwe, I collected all the ammunition I could lay my hands on and moved to Ukwa near Ngwa.

Boy it was one man show, I was defending in all corners until the Biafran army joined me 2 weeks later.

Hmmm, ya mere na i so na David's Mighty Men? claps You must've been a very brave soldier

Quote from: Ikomi on April 09, 2008, 05:30 PM
What u call ndi awusa is actually the Nigerian army. I was with the Nigerian army in Port Harcourt Garrisson. So mgbe ndi mba mmiri nasiri ndi Igbo there property na Rivers state, and the Hausas were fighting them from the North, Inshort my brother, Iwe abiam.
What I garnered here is that you know a bit of port harcourt and a little history of Rivers State. Cheesy

Quote from: Ikomi on April 09, 2008, 05:30 PM
, and the Hausas were fighting them from the North, Inshort my brother, Iwe abiam.

So with that Iwe, I collected all the ammunition I could lay my hands on and moved to Ukwa near Ngwa.

Nna o dika i bu onye Iwe?  Undecided Jirikwe ya nwayo

Mana I zabeghi m udi soja nke ibu, mak4 ka o bu kommando?
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14718 on: April 09, 2008, 06:10 PM »

lol
Ikomi buy garri ma i lotawa plus d normal . .drink of the elderz Palmmy  Cheesy
Echelon i nwere time iju Ikomi ajuju.this man is a boyy buko.o gbara oso agha,i agree mana i si na o luru agha bu iyibe monkey coat  Cheesy oversize coat for that matter.

Pres ole ebe i no now sef?am begining to suspect na i no na nke nda Ulunma na azu ulo ogwu opposite erhm . .ugwu ngwo di na nkwo Orlu.ukwu na aga piom piom,anya na acha bara bara na ahu gi.  Cheesy

igbo hellllllllllllllllllllllllllllllllllllllo
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #14719 on: April 09, 2008, 06:21 PM »

Why kant u people write in concise form.
Men agaghi m enwe ndidi goo ihe nile a unu dege ebea.
Bye bye nu biko.
Page 2
Pages: (1) ... (454) (455) (456) (457) (458) (459) (460) (461) (462) (463) (464) (465) (466) ... (548) Go Up Send Topic to Friend by E-mail Reply 
Google
 
Web www.nairaland.com
Sections: TV/Movies (2) Music/Radio (2) Celebrities Job Talk Jobs/Vacancies (2) Career Talk Romance Books Politics Sports Fashion Travel
Health Schooling Religion General(2) Business Webmaster Programming Computers Phones Cars & Trucks

Links: Page1 Page2 Page3 Page4 Page5 Page6 Page7 Page8 Page9 Page10

Nairaland is owned by Oluwaseun Osewa
Nairaland Forum | Powered by SMF 1.0.12.
© 2001-2005, Lewis Media. All Rights Reserved.