|
ifyalways (f)
|
Abeg go noro odu somewhere. onye juru gi ihe i na akowa now?must you guola all?  Mo-men ga hie ura and eat if you must but don't try to blame your old age your inability to read and hota asusu igbo on onye obula.infact Iwe dim na obi now. Presssssssssssssssssssssssssssss,awo bite you?  a tutaram akwukwo otu otu ijeri pounds today.onye so mu aga party? 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Presssssssssssssssssssssssssssss,awo bite you?  a tutaram akwukwo otu otu ijeri pounds today.onye so mu aga party?  Two at a time  Odikwa egwu. 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
a tutaram akwukwo otu otu ijeri pounds today.onye so mu aga party?  Isi party?  Buko kworom, ndi ole na aku the party?  Meeee ka'm mara buko. 
|
|
|
|
|
|
Allcorrect (m)
|
@ Ify
NNE i dikwa behuge, Igbo gi di kwa na final off limits. O dika gi bu the best Ibo speakin ko bu writing babe no na this site. Infact oge ufodu anghm aghota ihe i nede.
Isi na gi no ivory coast, o dikwa risky. I wu zi onye ebe, ina e represent pisses. Jisi ike
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
@ Ify Infact oge ufodu anghm aghota ihe i nede.
Then mara na olacha go mimbo(Kai-Kai) ma owuru ndi camaroon.
|
|
|
|
|
|
stillwater (f)
|
Hello everyone 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Hi everyone  Good morning This morning
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
@Ify, Amaghi m ebe a muru gi, ebe I toro, mana ihe m maara bu na I na-ama ndi ntorobia nile aka n'ihu ma-abia n'ihe gbasara asusu Igbo. I naghi eche ihe I na-ekwu eche, biakwa were mmanu ndi Igbo ji eri okwu wee na-egbu ya uri. Ihe a nile na agbagwoju m anya (enigma). Biko, jisie ike maka na udi gi di uko. A nuru m na onye isi ala ogbako a amachiela Faketan nihi na O kwuru uche ya. Amaghi m ihe aga eme nwa okorobia ahu. A na ekwu na oke tagburu mmadu, ngwere chiri ego nile O nwere wee gawa ipi eze. Ana-agwo onye ibi, O na eto afo. N'ihi nkea, O buru na unu ahughi Fake ebe a nwa mgbe, mara nu na mmachi ahu ka di ire. Mana, onye na-aro onye ka ya anya na-eme ya nkiri. Okirikiri ka a na-agba ukwu ose; adighi ari ya elu. Mkpakana ga-ama ozo, mana ozo ga-ebu mkpakana laa! Umu nna, unu jisie ike na ntunye nile unu na-atunye ebea. Obu ihe iju afo na o ka nwere ndi ogbo a nwere ike igu asusu anyi ma dekwaa ya ede. @Echelon, Dika Ify kwuru, obu gi ka O di n'aka ikowara nne gi na ihe mere nwa mkpi isi di ya n'afo. Ebe mmadu jere lota, onye ozo nwekwara ike ije eba ahu to. Ihe uwa si n'akara aka maka na anyi dum ma ihe a na-akpo "omega ma chi ekwela". O nwere obodo ndi nne na nna anyi ha n'eze eze, mana otutu ndi nwere ezi agwa esila ebe ahu dum puta. Cheta na Jesus si na Galilee wee puta mere ndi mmadu ji wee juo si, "ihe di mma enwere ike isi na Galilee puta?". Kowaara ya ihe ndia ma nyekwa ya omuma atu. Oburu na I maara ndi Imo state ya onwe ya ma bu ezigbo mmadu, chetara ya. N'aka nke ozo, mee ka O mata ndi agbata obi unu bu ndi gbalatara na be di ha. They cancel out each other!. Ihe ozo bukwa otu ezi na ulo gi si ahuta gi. Oburu na ha maara na I bu onye anya ruru ala nwere ike i chotara onwe ya ihe O choro bu ihe oma, I gaghi enwe oke nkowa I ga-eme. Ndewonu mmadu nile; ubochi nta, anyi a chuo n'owere nchi. 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Onyi isi ala nairaland na-emezi ka eze onye agwala m bu ntaku nsi n'ike akpaghari  ; there is a growing disenchantment with the way things are being run. Anyway, I now know what I will do when I want to take a break from the addictive grips of nairaland; commit an "offence" and be banned. @Kashif I've heard all the advice. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
igbo kwneu  Pres,o putara na i naghi agu igbo nke oma?a sim otu(one) otu ijeri(one thousand).infact ike okwu a dighim.  Ikomi e chekwam na i si na i naghi aga party?ole nke jikoro udele na abuba?happy weekend allkorrectwell,isi azala m Now.  dalu. Kashiff na Echelon,well said.onye ana agwo ibi o na eto afo.  darfur,Ozy,Toshiee,Mortiple,moonshege,Ynot,diri gawaaaaaaaaaaaa hapi weekend all. nnenne,Gc,nwando,trev,ChineyeM. ka udo diri anyi niile. udo chiwa. 
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Umu Igbo nile, zue nu ike nke oma. Shalom. 
|
|
|
|
|
|
Allcorrect (m)
|
Umu Igbo ndewo ooooo
Unu biri kwo.
Ify onye ivorycoast, i na lotakwa ala igbo. Ke side ala Igbo isi???
Ka onwere side ivory coast na su asusu igbo??
Gi na presido,,,,,, aniway??
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
@Ify, Amaghi m ebe a muru gi, ebe I toro, mana ihe m maara bu na I na-ama ndi ntorobia nile aka n'ihu ma-abia n'ihe gbasara asusu Igbo. I naghi eche ihe I na-ekwu eche, biakwa were mmanu ndi Igbo ji eri okwu wee na-egbu ya uri. Ihe a nile na agbagwoju m anya (enigma). Biko, jisie ike maka na udi gi di uko. A nuru m na onye isi ala ogbako a amachiela Faketan nihi na O kwuru uche ya. Amaghi m ihe aga eme nwa okorobia ahu. A na ekwu na oke tagburu mmadu, ngwere chiri ego nile O nwere wee gawa ipi eze. Ana-agwo onye ibi, O na eto afo. N'ihi nkea, O buru na unu ahughi Fake ebe a nwa mgbe, mara nu na mmachi ahu ka di ire. Mana, onye na-aro onye ka ya anya na-eme ya nkiri. Okirikiri ka a na-agba ukwu ose; adighi ari ya elu. Mkpakana ga-ama ozo, mana ozo ga-ebu mkpakana laa! Umu nna, unu jisie ike na ntunye nile unu na-atunye ebea. Obu ihe iju afo na o ka nwere ndi ogbo a nwere ike igu asusu anyi ma dekwaa ya ede. @Echelon, Dika Ify kwuru, obu gi ka O di n'aka ikowara nne gi na ihe mere nwa mkpi isi di ya n'afo. Ebe mmadu jere lota, onye ozo nwekwara ike ije eba ahu to. Ihe uwa si n'akara aka maka na anyi dum ma ihe a na-akpo "omega ma chi ekwela". O nwere obodo ndi nne na nna anyi ha n'eze eze, mana otutu ndi nwere ezi agwa esila ebe ahu dum puta. Cheta na Jesus si na Galilee wee puta mere ndi mmadu ji wee juo si, "ihe di mma enwere ike isi na Galilee puta?". Kowaara ya ihe ndia ma nyekwa ya omuma atu. Oburu na I maara ndi Imo state ya onwe ya ma bu ezigbo mmadu, chetara ya. N'aka nke ozo, mee ka O mata ndi agbata obi unu bu ndi gbalatara na be di ha. They cancel out each other!. Ihe ozo bukwa otu ezi na ulo gi si ahuta gi. Oburu na ha maara na I bu onye anya ruru ala nwere ike i chotara onwe ya ihe O choro bu ihe oma, I gaghi enwe oke nkowa I ga-eme. Ndewonu mmadu nile; ubochi nta, anyi a chuo n'owere nchi.  I must commend u on your Igbo, it is quite good. But don't give Ify too much praise, otherwise anyi aga gi ezu ike eba.  And say hello to Faketan, anyi ga eti'ye ya na ekpere.  Although I have a problem with your advise on getting to be friends with every village, so what your saying is that I should forgive that Mbairi man that threw me off the banana tree?  Wokem e'che gim na iji obi church.  Nwando u should learn from Kashif, ihuna otu woke siri dee okwu ala nnaya etiyen gi ya bekey at all. Owuru gi now idejuo bekey ala as if its something to be proud of. You can't even write a full page of Igbo etiyen gi bekey. That is what happens, ngbe eyeri gi slate gaa muo Igbo, iga nodu na nke nwanyi naa ere akara.  Nwando ihuna nu, ihe ina asuzi wu bekey, bekey. We can no longer tell ma owu ihe i'mere akara, ma owu ihe akara mere gi.  . Nwando ike gi agwunam honesili. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
rofl Ikomi eeeeeeeeeeeeeeeeeh,i si na owu nini?  nke a awu ilu,akpalaokwu ka o bu njiko okwu?  " ihe m mere akara,ihe akara mere m "truly, okwu ohuru to ntim  Allkorrect,a hotaghim gi.ngwa a bum onye Avu na owerrri west,area M.  lol abum onye abia state. GC ole gi now? Fake . . . . .ndo.anyi ga na etinye gi na ekpere inu.  Igbo niile,home and abroad kwenu oooooooooooooooooooooooooooooooo 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
igbo kwneu  Pres,o putara na i naghi agu igbo nke oma?a sim otu(one) otu ijeri(one thousand).infact ike okwu a dighim.  Ikomi e chekwam na i si na i naghi aga party?ole nke jikoro udele na abuba?happy weekend allkorrectwell,isi azala m Now.  dalu. Kashiff na Echelon,well said.onye ana agwo ibi o na eto afo.  darfur,Ozy,Toshiee,Mortiple,moonshege,Ynot,diri gawaaaaaaaaaaaa hapi weekend all. nnenne,Gc,nwando,trev,ChineyeM. ka udo diri anyi niile. udo chiwa.  O di m ka Ijeri = Billion, Puku = Thousand
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Dalu Echelon.N'eziokwu,Ijeri bu billion. Hundred=nari thousand=puku million=nde/ide billion=ijeri. A1 Igbo languguage  Anyi niile ga ahu n'ulo uka.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Pres,o putara na i naghi agu igbo nke oma?a sim otu(one) otu ijeri(one thousand).infact ike okwu a dighim.  So how come u made mistakes earlier. Ndi gara sukoolu abali. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Atleast a garam at all.Better than hanging in ukwu udara na uzo iyi or plucking utu and chasing birds which is your speciality.  onye mere mistake mecha mezie the mistake,then its miskept abi?Ikomi biko hapu m. i choro ka m nwa gi now? ngwa tugharia na igbo: 3/4 of 12=9 dee ya kpam kpam n'igbo.lol.na you go show yourself now.echekwam ma o bu ekwute okwu okpukpu ujo abia agadi nwanyi? nga imakwa na i maghi a,b,ch,d igbo why i ji choo ka m mee gi pooti now?  Ikomi tugharia n'igbo 3/4 of 12=9 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Right. Ujo challenges adighim, aha'm owu Faketan, Ka owu Press, Definately not Nwando. Eke Iri na abuo, uzo ano, oga aputara nmadi ato, ole? Answer: Itoolu.  QED
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Onwetara ya? Ka owu na onwetegi ya? Onwetara yaaaa 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
rofl Ikomi i fuola finallllll.Apama a parala gi I si na owu nini?Having failed this simple test,you are hereby sentenced to 12 full moons,21 market days in Igbankwu village,no maiden to tend you.  Ikomi i meyenam ihere na ahu.  chei Ikomi.Na so? 3/4 of 12= 9 putara uzo ato n'ime uzo ano kere iri na abuo putara iteghete/itoolu.  once again,A1 igbo 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
rofl Ikomi i fuola finallllll.Apama a parala gi I si na owu nini?Having failed this simple test,you are hereby sentenced to 12 full moons,21 market days in Igbankwu village,no maiden to tend you.  Ikomi i meyenam ihere na ahu.  chei Ikomi.Na so? 3/4 of 12= 9 putara uzo ato n'ime uzo ano kere iri na abuo putara iteghete/itoolu.  once again,A1 igbo  Ify ihe ahu idere is wrong, owugi otu ahu ka esi ede Igbo, umuaka aga gi aghota ya. Igbo ahu idere ebe ahu wu Igbo ndi Ochei. Nna ede kwa Mordern Igbo.  Iwe abilam. But am right Ify aint I. Seriously. lol
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
I disagree with uso ato n'ime uzo ano. Thats not Igbo. lol
Okay if it was only 3/4 = 0.75
what would u say ur answer is in Igbo. That is why I disagree with uso ato n'ime uzo ano.
|
|
|
|
|
|
nwando
|
I must commend u on your Igbo, it is quite good. But don't give Ify too much praise, otherwise anyi aga gi ezu ike eba.  And say hello to Faketan, anyi ga eti'ye ya na ekpere.  Although I have a problem with your advise on getting to be friends with every village, so what your saying is that I should forgive that Mbairi man that threw me off the banana tree?  Wokem e'che gim na iji obi church. Nwando u should learn from Kashif, ihuna otu woke siri dee okwu ala nnaya etiyen gi ya bekey at all. Owuru gi now idejuo bekey ala as if its something to be proud of. You can't even write a full page of Igbo etiyen gi bekey. That is what happens, ngbe eyeri gi slate gaa muo Igbo, iga nodu na nke nwanyi naa ere akara. Nwando ihuna nu, ihe ina asuzi wu bekey, bekey. We can no longer tell ma owu ihe i'mere akara, ma owu ihe akara mere gi. . Nwando ike gi agwunam honesili. 
look who's talking. Ikomi onye awusa  ndi Igbo n'ekwu okwu gi esoro kwa. Nwando ahusiela m anya.  eme now gi asi na ezuru la mkpuru amu gi. hapu kwam aka now! 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ify ihe ahu idere is wrong, owugi otu ahu ka esi ede Igbo, umuaka aga gi aghota ya. Igbo ahu idere ebe ahu wu Igbo ndi Ochei. Nna ede kwa Mordern Igbo.  Iwe abilam. But am right Ify aint I. Seriously. lol ole nke bukwa igbo ochie? ole nke bu foreign abi na current igbo? lol.igbo m mara di nani abuo ' igbo izugbe na olumba' .sometimes i tend to mix the two,i agree,i can't help it. iwe wee gi i ga kuo isi gi na okwute,o nweghi onye sendiri gi message,inu.  As for the simple traslation,i mara afo na ala.i dara ya tinye jara,infact o buru na ulo akwukwo,it would be better for you not to attempt it at all.  lol onye nkuzi anyi ga asi na for making her waste her time to read your beautiful write up and wasting her biro,you would be not only giving a big zero but punished too.Ikomi i dara ya flat,zeroooooooooooooooooooooooooooooooooooo.Iti bolilbo.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
rofl Ikomi i fuola finallllll.Apama a parala gi I si na owu nini? Having failed this simple test,you are hereby sentenced to 12 full moons,21 market days in Igbankwu village,no maiden to tend you.  Ikomi i meyenam ihere na ahu.  chei Ikomi.Na so? 3/4 of 12= 9 putara uzo ato n'ime uzo ano kere iri na abuo putara iteghete/itoolu.  once again,A1 igbo  Tiyenrum maiden buko, mee increase the sentence, I don't mind. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
I disagree with uso ato n'ime uzo ano. Thats not Igbo. lol
Okay if it was only 3/4 = 0.75
What would u say your answer is in Igbo. That is why I disagree with uso ato n'ime uzo ano.
No 1 ihe m dere bu " uzo" and not " uso" nke abuo,uzo ato n'ime ano kere iri na abuo . . . . i hotala  Lekwa ebe ejule na acho i kuzuri nkita oso.  Ikomi want to teach me igbo.rofl
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
[/b] look who's talking. Ikomi onye awusa  ndi Igbo n'ekwu okwu gi esoro kwa. Nwando ahusiela m anya.  eme now gi asi na ezuru la mkpuru amu gi. hapu kwam aka now!  Ngbanu lol. Proove me wrong deee a full page. lol Hapu ide just one line. Hahahahaha. A' chi gwuo lem onwem eba.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
No 1 ihe m dere bu " uzo" and not " uso" nke abuo,uzo ato n'ime ano kere iri na abuo . . . . i hotala  Lekwa ebe ejule na acho i kuzuri nkita oso.  Ikomi want to teach me igbo.rofl Okay I agree what u wrote is UZO . Ngba u answer my own question: I disagree with uzo ato n'ime uzo ano. Thats not Igbo. lol
Okay if it was only 3/4 = 0.75
What would u say your answer is in Igbo. That is why I disagree with uzo ato n'ime uzo ano.
Okpa mu na unu tata, unu gaaa ahu nsogbu. lol 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ngbanu lol. Proove me wrong deee a full page. lol
Hapu ide just one line. Hahahahaha. A' chi gwuo lem onwem eba.
Lee Ikomi on a very serious note ,Igbo gi is not only off key and off note,its without tone,simple time signature and very omimi to hotala.O gini sef?  igu your write ups takes me so much oge. Am beginining to suspect na i bughi onye igbo.Ikomi who are you sef?  Ok to prove na i bu onye igbo zaa ajuju ndia: kedu afa mmiri gbara ala igbo niile gburugburu ? gini ka ana akpo bottle,window na ozodingba na igbo? 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Lee Ikomi on a very serious note ,Igbo gi is not only off key and off note,its without tone,simple time signature and very omimi to hotala.O gini sef?  igu your write ups takes me so much oge. Am beginining to suspect na i bughi onye igbo.Ikomi who are you sef?  Ok to prove na i bu onye igbo zaa ajuju ndia: kedu afa mmiri gbara ala igbo niile gburugburu ? gini ka ana akpo bottle,window na ozodingba na igbo?  LOL. Anam ede pieces.  Bottle wu Aba ( am sure ad need a signature to differentiate that from the city) Window wu oyo-gho-yo gho (God thats preety difficult to spell) Ozodimgba wu Chimp. Now your turn wats keys called in Igbo.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Nwando igbana oso, your normal way. 
|
|
|
|
|
|