|
ifyalways (f)
|
rofl. Ikomi ole ndi side igbo na akpo ya ihe ndia i dere  nke a wukwa mbu ntim inu ya.  bottle***ololo window****onu mpio ozodingba***maybe o chimp ma o bu gorrilla  lol Ikomi,Ijum ihe a na akpo keys bu mkpari to my entity  a whole me?.i was expecting Jamb question now. keys =Igodo any objections?
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
rofl. Ikomi ole ndi side igbo na akpo ya ihe ndia i dere  nke a wukwa mbu ntim inu ya.  bottle***ololo window****onu mpio ozodingba***maybe o chimp ma o bu gorrilla  lol Ikomi,Ijum ihe a na akpo keys bu mkpari to my entity  a whole me?.i was expecting Jamb question now. keys =Igodo any objections? I object we call it otugba. Then I should turn the question back to u. Keee side Igbo isi? Ibu onye Ukwani? lol Lets know what we are talking about here.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao Ikomi,Ikomi e kwelam jiri ochi meruo onwe m ahu.  i si na unu na akpo ya "otugba" hmmmn oha na eze unu biakwa nuru ooooh.i wont accept or object till onye ozo e corraboratie ya else . . , its null and void.  Yeah,a gbagara m oso agha biafra to Ukwani,Ngwa,Ukwa na Ikwa.lol Ikomi please do sumtin to your igbo fast.o dikwa egwu na atu oyi.very very K-legged,i tell you.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
lmao Ikomi,Ikomi e kwelam jiri ochi meruo onwe m ahu.  i si na unu na akpo ya "otugba" hmmmn oha na eze unu biakwa nuru ooooh.i wont accept or object till onye ozo e corraboratie ya else . . , its null and void.  Yeah,a gbagara m oso agha biafra to Ukwani,Ngwa,Ukwa na Ikwa.lol Ikomi please do sumtin to your igbo fast.o dikwa egwu na atu oyi.very very K-legged,i tell you.TV gi na Ivory Coast ona e'nwote NTA(Nigerian Television Authority). I leee ya iga ahu the Igbo program presenter, guess what his name is? Yeah your right. Ikomi
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Heheeeeeeeeeee. Ikomi a nam abia,a chorm iga mpochi  beans m riri na asa m afo lol,it was fun having you around today.hope to see you often. You,igbo presenter?signs of the end times i would say  . i would look out for the real Ikomi tonight.You are a perfect fake.lol. Ikomi buy garri.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Okay, take care. Riburu(I hope u understand that) beans. 
|
|
|
|
|
|
nwando
|
Heheeeeeeeeeee. Ikomi a nam abia, a chorm iga mpochi beans m riri na asa m afo ;D lol,it was fun having you around today.hope to see you often. You,igbo presenter?signs of the end times i would say  . i would look out for the real Ikomi tonight.You are a perfect fake.lol. Ikomi buy garri. TUFIA so unladylike! so i kan'anyu nsi? some of have moved higher o
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
TUFIA so unladylike! so i kan'anyu nsi? some of have moved higher o
Oooh ooooohh oooooohhh. So nkpotagi bed roomu mu, iga naa emerem bekey. That means u wont only stop at your writing u would take it to our suru ndele.  Nwando iwe ga abia kwam. 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Heheeeeeeeeeee. Ikomi a nam abia,a chorm iga mpochi  beans m riri na asa m afo na latrine abi? Onye apali. Maka chinaeke echi kwa m na umunyayi anaghi aga mpochi. Come wetin happen to fake wey all of una dey pray for him. Felimbobo don act again? 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ooooooh Choochi,Nwando si na o naghi aga mpochi  Madam no Mpochi after all those your moi moi what next?abi them don get o gbara igbo hari(new technology) of iga mpochi? lol abeg unu tunyere m azu i go to mpochi daily and i have no apologies.  Ikomi dalu.you are so humane.lol the mpochi session went well.Ka ihe mere m hapu ime gi,hoha  the mpochi was sumtin else  story for another day.  Pres Fake is fine.o gara probation,ekpere anyi wu ka o puta safely and soundly igbo hi
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Unu niile kpaga mu ochi  . LMAO
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Igbo bu Igbo mma mma nu oooo!
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Igbo mma mma nu oooooo
onye biri ibe ya biri
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ndi Igbo moni. Eji m n'aka na o bughi onyunyu ka oku a nyuru?
|
|
|
|
|
|
|
|
acidrop (f)
|
ya'll kwenu ;d
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
igbo kwenu onye huru nwoke a na a kpo presido1 biko jide ya  Presido jiri ogiri na akanwu were sie beans bunye m rie,kemgbe ahu,ahu gwurum agwu.Pres mu na gi azoga ala?ole ihe m mere gi precisely?  Romyyyyyyyy nanyi na abia there.chere m there.rove you plenty.  Echelon,Ikomi,Darfur,Ynot,Moonshege,Youngies,Mortiple,Kashiff,Ozioma,Toshie,Faky  , diri gabazieeeeeeeeeeeeeeeeee,ya gazie. GC,acidrop,nnenneeeeeeeeeanyi niile,nwando + ndi ozo,otu love. igbo biri nu.
|
|
|
|
|
|
Dee12 (m)
|
Ndi be anyi kwezuo nu o!! Enugu muooo nu , zuo nuuu , ndi be kwezuooo nu !!!!!!!!! udo adi kwa?  ? ka anyi waa oji (let's break the kolanut), ndi be anyi mma mma nu!!! onye wetara oji wetara ndu , ise!!!! igbo kwenu !! amadioha bia were oji!! elu bia were oji !! ala bia were oji!!!! ndi nna nna anyi biakwa were oji !!!!!! O ga adiri anyi na mma ndi be anyi , ise!!!!!! ka o mesia nu , daalu kwa nu !! Ala Igbo kwezuo nu o !!!!!!!!!
|
|
|
|
|
|
dominobaby (f)
|
keys - mkpishi ( any objections?) might be wrong generally because this the OGUTA pronounciation. Ndi Igbo Kwenu!!!!!!!!!!!!!! been a long while i came here 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
key = igodo mkpishi = for roasting meat mkpishi ode = pen
Umuigbo Hiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
Ify i rove you too
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol. Deee ndeewo! nwayokwa . . . .gi na oji gi.o kwa oji igbo?  anyway onye nwetara oji brings ndu.ndu mmiri na azu,ihe no n'elu na ala, ndu ndi igbo niiile.iseeeeeeeeeeeeee  Romyyyyy ole okpa m?  o kwa i sira abuja gaa kontangora,si there banye panye?where is my okpa?e kwela iwe bia m ooooo. igbo hi
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
keys - mkpishi ( any objections?) might be wrong generally because this the OGUTA pronounciation.
key = igodo mkpishi = for roasting meat mkpishi ode = pen
Lol.Ikomi nwoke igbo alakuba o kwa i hula ya now?  o dikwa behuge.mmadu abuo cha  Mo-men laghachi back to the villa buko.igbo gi na ada ka akidi na nti. key = igodo . . . .central igbo/igbo izugbe.  hmmmn igbo hiiiiii and weekend oma all. 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
key = igodo mkpishi = for roasting meat mkpishi ode = pen
Romeo ona anu Igbo?  Am going to take a logical look at this and solve the mystry once and for all. Romeo as shakespear narrated in his story is either an English boy\man, so how come onye Igbo jiri na za Romeo is beyond my comprehension. However lets imagine that either colonization, migration or globalization made onye Igbo adopt the name Romeo, but if we go back to the story as narrated by shakespear. Romeo was a young man who would do anything for a lady, in other words Juliet just happens to be the character shakespear chose for his story, then can we assume that in shakespears thought Romeo could as well have died for any girl he loved. If that is the case, why should I (Ikomi) be surprised that a man that has chosen the name Romeo will support any girl/woman if by any event he can not find a Juliet but this girl/woman comes by the name Ifyalways. Ike unu abuo adighim.  Both of u agreeing to the same thing sounds to me like conspiracy rather than fact. Ad simply end by letting both of u know la Iwe abialam. 
|
|
|
|
|
|
nwando
|
keys - mkpishi ( any objections?) might be wrong generally because this the OGUTA pronounciation. Ndi Igbo Kwenu!!!!!!!!!!!!!! been a long while i came here  longtime indeed. I hope na ichetara babyosisi nwanne gi nwanyi
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Romeo ona anu Igbo?  Igbo a bu nwanyi? 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ikomiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii,its high time you go take peppersoup anu ngwere.Iba a biala gi. lol ,lekwa nnukwu epistle i dere here.ole onye nwere time i gu ya?  Ikomi d Ikomi biko iwe bia gi truly,i ga were isi kupuo aki bekee.Mana cherekwa,ihe i kwuru there is an atom of eziokwu in it . . . .Romoe a bughi aha ndi Igbo na aza hoha.  Romoe bu onye ocha toro na Enugu or onye ocha nna ya di oji.  happy weekend all.Pres,hmmn produce nnenne now OR . . .pure water  kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Bikonu onwere onye huru Nwando? onwekpa gi onye na ahu ya eba.  @Domino Kee side Ib ibi owu challege?  @Ifyalways Igaaa ah'likee iwu moderator? Ha nyere'm the position, so am passin it on.  Cos n'nara di position I would virtually ban everbody. Including u. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Ikomi back to sender.buru gawa.a bum authentic moderator na ulo nnam na ulo Faketan.Infact more than a moderator sef,a wum chairlady  i don't need any. Ngwanu i banua m,m gwa somebody ya banua gi too from her bedroom.  now buru that your moderator nshi na ahuru gawa front buko. lol ibe m ha ndi ukwe,munwa onye choir. moduratomodurentoo. . . .moduoratormoduranshi 
|
|
|
|
|
|
globrakson
|
daalunoo, ndeewonuoo, una anoneee
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
thanks
isi nini? ole onye wukwa nkea? buko,ndi moduranshi na ahuru unu biakwa juo onye a ebe osi puta thanks nke gi.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
lol Ikomi back to sender.buru gawa. a bum authentic moderator na ulo nnam na ulo Faketan.Infact more than a moderator sef,a wum chairlady  i don't need any. Ngwanu i banua m,m gwa somebody ya banua gi too from her bedroom.  now buru that your moderator nshi na ahuru gawa front buko. lol ibe m ha ndi ukwe,munwa onye choir. moduratomodurentoo. . . .moduoratormoduranshi  Owugi mu kwuru, owu akpukpo nso. A man (so in this case a woman) can not serve two masters. Ulo nna gi, na ke Faketan?  May I ask, nwere cooking pot(ite ekpu)? Kee ebe ono? Ono ebe fake ka obu ulo nnagi. This is where I subscribe to the words. Ebelebe Igbaaa 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
daalunoo, ndeewonuoo, una anoneee
lol. iwu Mbe,ole ihe mere i jiri degharia ihe i dere na mbu?ooooooh choochi. ndewwo nke gi,dalu too,i nola nke gi.  Ikomiri,gbara okwu gi nuo.hapum hand buko.ite mmiri m dibu na be nnam but now a paralam ya paga na ulo fake. . . Ikomi leave me hand  ike okwu a dighim. lets see na ulo uka.
|
|
|
|
|
|