|
|
|
Ikomi (m)
|
Dont take that joke too hard, lol. Listen am wishing u the best of everything. May u get all u want, and may your cooking pot have a permanent place. lol lol. Ikomiri,gbara okwu gi nuo.hapum hand buko.ite mmiri m dibu na be nnam but now a paralam ya paga na ulo fake. . . Ikomi leave me hand  ike okwu a dighim. lets see na ulo uka.Now on a serious note. Iggaaaaa etiyenrem aja na garri buko.  A great song for sunday though. http://www.youtube.com/watch?v=3t4Uuyw4gdo&feature=related
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
modur atu. . .modurentoo. . . .moduoratormoduranshi  ohhhhhhhh ikpu ezi
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
ohhhhhhhh ikpu ezi
LOL, unu agaaa egwu'm na thread aghaaa. Now Romeo do u know na owu Nwando ka ina agwaa ihe ahu, and I suppose u know I don't joke with Nwanbaby. 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
LOL, unu agaaa egwu'm na thread aghaaa. Now Romeo do u know na owu Nwando ka ina agwaa ihe ahu, and I suppose u know I don't joke with Nwanbaby.  Ikomi hapu nwando na onugo di  , dimkpa di ka gi kwesiri ichoro umu agbogho ka di fresh (nwando ka dikwa fresh sha) i noro ebe a na achughari nwunye mmadu 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Dont take that joke too hard, lol. Listen am wishing u the best of everything. May u get all u want, and may your cooking pot have a permanent place. lol
Iseeeeeeeeeee,Gbam,Amen na ka o diri ka i si kwue ooooooh  lol ,on a serious note kwa,Amen !. a good place too for that matter,ebe ihunanya na ego  di . M na etinyere gi aja na garri how?e kwela m kwuo word here now ! a kpasukwala m iwe now else M gwa oha ihe mere na ukwu ugba  don't just start Ok .well wishing you na anu i na ede the best too  lol on a serious note,Ikomi bukwa ezigbo mmadu,hoha,one of the few good men left.  may your garri not be like ijebu garrigoodluck too.  ohhhhhhhh ikpu ezi
Romy would you be so kind as to tapia okwua na igbo izugbe infact o kweghim nghotaikpu as in cap ka o bu . . .na wao ezi as in pig ka o bu truth d okwu is beyond my nghota,somebody should nyere m aka. Pres nwa ukochukwu na aju ase gi.ole ihe gi na ya ji?na wao  lol ole otu i mere?miss you plenty. Darfur,Echelon,Youngies,GC,Kashiff,Mortiple,Trev,Nwando na others,wishing you all izu uka ohuru oma. Toshie na Fake  unu abuo manu how far.more 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Romy would you be so kind as to tapia okwua na igbo izugbe infact o kweghim nghotaikpu as in cap ka o bu . . .na wao ezi as in pig ka o bu truth d okwu is beyond my nghota,somebody should nyere m aka. Pres nwa ukochukwu na aju ase gi.ole ihe gi na ya ji?na wao  lol ole otu i mere?miss you plenty. Darfur,Echelon,Youngies,GC,Kashiff,Mortiple,Trev,Nwando na others,wishing you all izu uka ohuru oma. Toshie na Fake  unu abuo manu how far.more  Nne biko the okwu is beyond my nghota as well  , Presi kedu kwanu ebe i noo ugbua?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ikpu ezi might be ikpu aru  well anyi were ya na anyi amaghi ihe o putara mana oji eze di eze na aka.Romy okwu gi di gi n'aka.  moduranshi. . . .modurahuru. . . .moduramiri. . . . .moduraiheniile  igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiii Pres gara nga na be eliza.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
well anyi were ya na anyi amaghi ihe o putara mana oji eze di eze na aka.Romy okwu gi di gi n'aka.  okwu ka i kwuru 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
okwu ka i kwuru  In other words. Word
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Ikomi onye ekwurekwu onye juru gi now? okwu okwu e kwuru ekwu  umu igbo ibem buko nu o nwere ihe m choro ijunu.lol only for matured minds anyway,biko umuntakiri e tinyekwana onu n'okwua.  Ima asusu igbo ka m na aghota very well. O nwere ihe di iche na "need na want"? like o buru na nwoke si nwanyi na "i need you" ,ole ihe precisely o putara?As in, onye ahu kwa gi na o bughi "wanting" but "needing" lol.gini ka o putara? onye na amaghi ya buko tinye ire gi n'oba  imara ya kowara m. igbo dalu nu !
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
LoL  I need you = putara na i di ya mkpa I want you = putara na ochoro ikwa gi iko ( o bughi ajo ife sha) 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
@faketan ima kwa na exam ahu m lere january ka result gbara live, a passiri m ato, daa otu  grade m na ndi nke m passiri adighi bad sha, otu B na C ato. mana ihere emegbuola m nke m dara, amaghi m otu m si daa ya bu exam obukwanu oge ahu m no na achughari umuada peices  chei, ala agbabiela  after all that school fees. anyway, aga m eleghari ya na august. agaghi m agwa mpa m na m dara exam  hoha  chei, nga m planichara iga new jersey na summer i ga hu my fiancee  cheei, ndi lecturer emeela m aru  agaghi m agwa mpa m ihe a o, o ga enwe hypertension ma m gwa ya. aga m asi ya na a passiri m ihe nile  , after all, aga m a passi ya na re-sit  nna ka dizie serious now. . . . nnaa fake, olee otu isi mee resit gi that time i dara 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
LoL  I need you = putara na i di ya mkpa I want you = putara na ochoro ikwa gi iko ( o bughi ajo ife sha)  daluuuuuuuuuuuuuuu  Lol so o nwere ndi m di nkpa  lol ekele diri Jah  e chekwam ma ekwurekwu m na njo m a kuorala m job.lol Ok,there is hope  Ok,baby i neeeeeeeeeeeeeeeeeeeeed you too  Romy dalu for ikwu eziokwu for just this once. Toshiee Fake,hmmn Fake nokwa probation na pantim.  let me see ma o ga aputali.lol hes enjoying the place,o choghikwa i puta at all at all.lol.Ogwu na ukwu Arochukwu e jidela ya final  cheeeeeeeeeeeei Ify,onu nsi.  Pres,on a serious note i ka dikwa ndu?eliza a gbajiela gi ukwu?  Igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
daluuuuuuuuuuuuuuu  Lol so o nwere ndi m di nkpa  lol ekele diri Jah  e chekwam ma ekwurekwu m na njo m a kuorala m job.lol Ok,there is hope  Ok,baby i neeeeeeeeeeeeeeeeeeeeed you too Romy dalu for ikwu eziokwu for just this once.Ify kedu ihe iminiri? a bu m onye ezi okwu oge obula 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ify kedu ihe iminiri? a bu m onye ezi okwu oge obula  Rotflmao Romy,onye eziokwu.  Just this last ulo i lara,kwuo eziokwu,nwanyi ole ka i rovuru at same time? Me personally,o kwa i gbawara m obi,i gave you rove,you gave me rust  i needed you,you only wanted me .lol Romy aha gi eghighi aha ndi na ekwu eziokwu na aza hoha  aha gi wu aha ndi playboys na aza.Infact Mpam gwara m na nwoke o bula na aza Romanus wu agaracha.lol Romy don't mind me jare.am just happy ugbua knowing that am needed by someone. but cherekwa unu umu nwoke dikwa egwu. . . .the need nwere ike i turn to want any moment sha  lol i wont relax or hie ura,boys dikwa bad.lol  o nwere ike o buru kpom na akuku ma o bu n'elu na agu ya ya sim na o neediri m. 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Rotflmao Romy,onye eziokwu.  Just this last ulo i lara,kwuo eziokwu,nwanyi ole ka i rovuru at same time? umuasa 3 only  Me personally,o kwa i gbawara m obi,i gave you rove,you gave me rust  i needed you,you only wanted me .lol Romy aha gi eghighi aha ndi na ekwu eziokwu na aza hoha  aha gi wu aha ndi playboys na aza.Infact Mpam gwara m na nwoke o bula na aza Romanus wu agaracha.lol Romy don't mind me jare.am just happy ugbua knowing that am needed by someone. but cherekwa unu umu nwoke dikwa egwu. . . .the need nwere ike i turn to want any moment sha  lol i wont relax or hie ura,boys dikwa bad.lol obughi oge obula ka m na eneedi umuasa, onwere oge m na wanti ha  o nwere ike o buru kpom na akuku ma o bu n'elu na agu ya ya sim na o neediri m.  hahahahhahahaa odikwa posible 
|
|
|
|
|
|
nwandolina (f)
|
ndewo nu ooooooooooo
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Nwando ndewo nke gi oooo, i bu old nwando ka i bu new nwando?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Lol,aha dikwa na Nairaland. nwando nke lina  ihe mere isi jiri aza nu nwatakiria nwe ala.onye o banuru,sharp sharp,onye ahu e nweta id ohuru biaghachi,as if no o na akwu mmadu ugwo here sef.  meanwhile;e wepu anyi,aguru e gbuo ya.  Echi o bula ya ma o bu moduranshi ya banurum,me jiri nwanyo lakpuo.si nini mere. . . .a pam face a cho face,face m a gbara oku?  hmmmmn i say, aha di na ala oooooooh hoha  i should be expecting Romanus soon  from romoe to Romanusor maybe ifysometimes ihe di njo na esi ushi. hmmmmn  kedu Otele sef?o rikwa nma eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeh?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
babyosisi = babyO=+osisi= nwando = nwandolina
Ha niile aha otu onye? Nna men, this is called metamorphosis in biology
Nwandolina, ekene m gi ooo, kenee ihe na-emere gi ihe oooo
Igbo mma mma nuoooo
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Lmao @Echelon . . .and maybe many more.  well,ihe nile nara oru bu oru.onye na way ya. Presssssssss,i miss you ooooh and i makwa  Ikomiuim,Fake si m gwa gi na erhmi sietiela nti gi?  asiri gbaka ute like you. GC 
|
|
|
|
|
|
nwandolina (f)
|
Lol,aha dikwa na Nairaland. nwando nke lina ihe mere isi jiri aza nu nwatakiria nwe ala.onye o banuru,sharp sharp,onye ahu e nweta id ohuru biaghachi,as if no o na akwu mmadu ugwo here sef. meanwhile;e wepu anyi,aguru e gbuo ya.  Echi o bula ya ma o bu moduranshi ya banurum,me jiri nwanyo lakpuo.si nini mere. . . .a pam face a cho face,face m a gbara oku?  hmmmmn i say, aha di na ala oooooooh hoha  i should be expecting Romanus soon  from romoe to Romanusor maybe ifysometimes ihe di njo na esi ushi. hmmmmn  kedu Otele sef?o rikwa nma eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeh? hapu nwanta ike beans ahu kporo onwe ya onye nwe ala. Nkita chu kwa ya oso
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
hapu nwanta ike beans ahu kporo onwe ya onye nwe ala. Nkita chu kwa ya oso
lol Ekuke Onitsha narakwa ya shoe i fear ground ya  Honestly,ihe mere some mmadu ka ji abia here bu maka the bond and ihunanya and good friends anyi metara hia,if not. . . .say wetin mere?Nairaland gbakwa oku. onye ziri nkita ozi?  Presssssssssssssss,o karia like this ihe ga emekwa?ekperem no with you anyway. Toshiee,Fake zirim ozi m zie gi.i hope to bump into you so i can ziela gi d ozi. darfur,Ikomi,Ynot,Romy,Echelon,Mortiple,Kashiff diri gawa otu love 
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
ndewonu ndi be anyi, azutago m computer, ofu.
Romeo a nurum na i juru esem, e mirim gi rie nne
hi everyone. long time no huuu
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
ndewonu ndi be anyi, azutago m computer, ofu.
Romeo a nurum na i juru esem, e mirim gi rie nne
hi everyone. long time no huu
Nne anukwa m aju ese ñ boshi niine!! ehu adikwa? Nne infact i am still missing you up till this moment biko nya buru eziokwu na izuta go komputa ofu
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
Ndi nke anyi, ndeewonu. Olee otu unu mere? Ahu o di unu niile ike?
Asi m ka m ji oherea kelee unu niile. O dika unu na-eme onwe unu enjoi ebea. Well, O gwula ihe m si bia. For some time now, ano m na-eme ihe gbasara ulo akwukwo na a few other things. Ihe ndi ahu anaghi enye mmadu efe ibia kpa nkata. Anyway, Chineke gozie unu niile.
Ndeewonu.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ChinenyeM ndeewo.we missed you lots too.  i notukwanu gi bia kele umunne gi  who am i saw?  nnenneigboooooooooooooooooooooooooooooooo nile,bia bia Romy tua m mbo n'ike n'azu,i must be dreaming  nnenneeeeeeee welcomu  you were missed by everybody o bughikwa nani Romanus,Infact Romanus never really missed you,o di busy with kpom na elu na ala. . .  nne noo. ndu mmiri na azu. egbe bere ugo bere. igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
|
|
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
@topic where i dey since wey i no see this topic  anyway e never late Igbo kwezwoooooonuuuuuuuuuuuuuuuuuuu ooooo this is an umuahia chick 
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
@topic where i dey since wey i no see this topic  anyway e never late Igbo kwezwoooooonuuuuuuuuuuuuuuuuuuu ooooo this is an umuahia chick  Iyaaaaaaa!!! Mgbe onye jiri teta ura, o buru ututu ya. Jenny, nnoo. N'ezie, ihunanya na nghota di ebe a abughi ihe a na-ahu ebe nile. Gidigidi bu ugwu eze. Umu Owuwa Anyanwu naija, udo diri unu nile. 
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
@topic where i dey since wey i no see this topic  anyway e never late Igbo kwezwoooooonuuuuuuuuuuuuuuuuuuu ooooo this is an umuahia chick  Jenny, anam eso umu Igbo ndi Chukwu tere mmanu na Nairaland, na asi gi ibiala! nno! (ibia duola - di ka ndi owerri si ekwu ya).
|
|
|
|
|
|