|
jennykadry (f)
|
iyaaaaaaaa!!!
Mgbe onye jiri teta ura, o buru ututu ya. Jenny, nnoo.
N'ezie, ihunanya na nghota di ebe a abughi ihe a na-ahu ebe nile. Gidigidi bu ugwu eze. ezwokwu ki kuru nwanemu,u bua ka nka si na ura we'bilite,chaii ama kwamu na onwen n'ne na kpotunu e'bawa Jenny, anam eso umu Igbo ndi Chukwu tere mmanu na Nairaland, na asi gi ibiala! nno! (ibia duola - di ka ndi owerri si ekwu ya). ooo dalu na,a bia go mu,onwere oji unu ge bere mu?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao Igbo kwenuooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooh nnenneigbo o flashing ka i biara ime anyi now ka o bu nini?bia ma koro gi akuko.whos done,whos doing,whos not done and what has been deed !  Romy my rove Jennykadry,lol i knew you must buririri onye igbo.ndeewo baby.i noro,i noro ji,no shaking,no akwukwu  babe balance wellu for ebea,usu na mugu eweghi mouth for nkolo a.ndeewo. and buko for all d amu nko in the house,Jenny nokwa na bee di  GC udo o dikwa?  igbo kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu oh 
|
|
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
odi ka ichebiri mu echebi  oooo ,ke otu isi mara na ano mu na bee dii?odika e ne chemu nche  Ify bu onye nche umu agbogho 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Jenny echebirim gi echebi hoha  iwu onye ohuhu ka iwu oney ubakala ma obu umopara sef.  a hughim gi na ekpe last yr?  lol ndeewo once again ! Echelon,i macha kwa faky
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Jenny i si na i bu onye ohuhu? a luru gi there ka i bu nwa afor Ohuhu? a nam abia ohuhu steady.ekpe ha bu d best though i hate it mgbe ha na asi " mbiara mbia laa  sometimes i stay sha.its a dangerous fun anyway ! a bum onye Arogod.Esim umuhaia ala ulo and e nwere m lots of enyi na Umuahia. ke maka erhm kezi aha that joint.cheiii echefuola m ya. lol nwanyi "anu ohia" na arochukwu streeti,mu na nna m na ala ulo,we do always branch ebe ahu for a enough dose of anu ohia.  kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu igbo !
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
Jenny i si na i bu onye ohuhu? a luru gi there ka i bu nwa afor Ohuhu? a nam abia ohuhu steady.ekpe ha bu d best though i hate it mgbe ha na asi " mbiara mbia laa  sometimes i stay sha.its a dangerous fun anyway ! a bum onye Arogod.Esim umuhaia ala ulo and e nwere m lots of enyi na Umuahia. abu mu nwafor ohun hun,di mu bu kwa onye ohunhun,ohun hun ka inye na kpotu,oo wero ngbe igara ohunhun,e ta aka ne'ze,ohunhun bu ebeano  igbo kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
o di nma ooo. you are lucky then.a likerim ndi ohuhu sha.Umuahia is a coool place.ndeewo,ada igbo. kele di gi na umu gi.hope na i ga na abiakwa ebe a often.a gbakwala oso Ikomi kwusi itum mbo buko  just kwusi ya now or. . , . ndu mmiri na azu.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Umuigbo Hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
time to look F1, Qualification series
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ndi Igbo happy weekend. Nke onye na-eme di mma ya gazie ooo
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Igbo kwenu !!! Romy ginibukwa F9,qualification series owu  A na eke ego ebe ahu?  euro ka o bu pounds? Lol ,Romy site ndi igbo ahu na wikidepia  ,i decha ihe ebe ahu,a maghim onye na edehari ya  A garam ebe ahu decha omaricha "edemede",a maghim ihe mere d edemede,o dighi otu m siri dee ya.  weekend oma nu.Echi wukwa uka. . . .no excuses ! otu rove 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
ndi igbo kweeennnnnnnnnnnu
udo odikwa
anu ma si unu happy weekend
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
Odimma ka mmadu ikwuru ebeibe ya kwu. otego m biasoro na ogbako igbo biko nu iwe ewela unu asi na ona abu ATARA UKWA ATARA AKI OWEE NA ADABA. ONA ABUKWA EMENYERE NWA OGWUGWU EMENYERE NWA ANOSIKE UDO EWEE NA ADI.
UMU IGBO BIRI KWA NU.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Igbo birikwanu ! unu a gakwara ka ? Aha obodo ufodu na ala igbo . . .o dikwa egwu  ole d criteria for choosing aha obodo sef? Obodo dika : Amakohia a real small town ole otu osi ka ohia?Umuaka Chineke ooo,ndi a e weghikwa nwatakiri ebe ahu,lol ndia bu ndi ike,hmmn aha ahu a dabaghi adaba at allAwo-omama gini ka o putara ? all awo na amali elu now  Mgbidi ole ebe d mgbidi no?Oru why can't they change it?oru. .ohu,maybe its not what i think  Ekwe ndi ekwe ekwe  Umunya gini ka ha na "anya" site na mgbe ochie rute now?Ohafia its developed ugbua,e weghizi oha there so can't they change it? lol,diri gawazie. Izu uka ohuru to onye o bula. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
O nweghi onye no ebe a. O kelekwa anyway. 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Kedu otu o? Mmadu no ya
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Ify o na afu kwanu uzo 
|
|
|
|
|
|
2roll (m)
|
Igbo kweenu!!!!!!!!!!!!!! I most confess that am amazed by d dexterity in which the igbo language is written on this post. u guys are great. I envy u. i enjoy reading my language though regret not showing enough interest in my secondary school in learning it. I was in the L2 class. i`m proud to be nwafor MBANO. Igbo kwezuenoooooo!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@2roll
Iyaaaa!!!
Nnoo, I biala? Kee kwanu?
Mbano kwenu!, muonu!!, kachaaaanu!!!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Kedu otu o? Mmadu no ya
lol. a ahughim gi ooooh.ndeewo nwoke oma.ole maka umuaka? udo di.  Ify o na afu kwanu uzo  hehheheeeee i would start hula uzo the same day you start wanting needing umu asa ! Romy ole ije?ndeewo  2roll ndeewo.aha gi dikwa behuge.buko,lets roll togeda  i rikwa nma?otu ocha  Ikomi,Pres,Darfur,Otele,Ynot,,Moonshege,ChineyeM,Kashiff,Youngies . . . diri gawa ooo udo o dikwa?ka ngozi chukwu biri with unu niile. Nnenne,GC,Jennykadry,Nwando lina . . .shine on ebe o bula unu no.  Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee  Fakyyyyyyyyyyyy  igbo kwenu !
|
|
|
|
|
|
chisimdi (f)
|
lol. a ahughim gi ooooh.ndeewo nwoke oma.ole maka umuaka? udo di.  hehheheeeee i would start hula uzo the same day you start wanting needing umu asa ! Romy ole ije?ndeewo  2roll ndeewo.aha gi dikwa behuge.buko,lets roll togeda  i rikwa nma?otu ocha  Ikomi,Pres,Darfur,Otele,Ynot,,Moonshege,ChineyeM,Kashiff,Youngies . . . diri gawa ooo udo o dikwa?ka ngozi chukwu biri with unu niile. Nnenne,GC,Jennykadry,Nwando lina . . .shine on ebe o bula unu no.  Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee  Fakyyyyyyyyyyyy  igbo kwenu ! @ all igbo in Nairaland, unu emere akpole,unu fusakwara.Umunnem,ya gazie
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@ all igbo in Nairaland, unu emere akpole,unu fusakwara.Umunnem,ya gazie
Chisimdi ndeeeeeeeeeeewo. hmmn a "fusakwara" sounds more than familiar to me,it rings a bell and sounds a horn  iwu onye ole ?Abiainfact ebe na ala igbo? ole make umuazu na azuamu?  ndeeeeeeeeeeeeeeeeeewo sister. 
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
umuigbo olee otu unu riieeeee  nwa sudan na ekeleee ooo adi m busy for some time now. and agara m sudan ga lee nke n'eme na darfur region. ifylayer na ify herself unu dikwa ndu eeee ndi be anyi ya gazieee nu ooo
|
|
|
|
|
|
sheniqua
|
ndewo nuoooooooooo ndi iro m di plural ha agbago catholic!
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@+osisi Nne wetin dey happen nah? Dem just dey ban you dey go? Wetin you do this last time?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Darfur,Ifylayer is no more na nairaland  so Ify herself is now on heat,nobody to lay her again  lol,mu na Obim are finesss.dalu for asking.i notukwanu,gi bia lee anyi. Sheniqua,heheheee ihe nkea a bu aha ndi ole ooh?udaume na mgbadoume niile di na a,b,ch igbo di na di aha.buko,o nwere rikom anywhere?  d aha mere way,hoha  ndeewo.onye Ihunanya  Echelon,you seed what i sawd?  Buko,o nwere onye gara ala Imo recently? a nurum na ala Owerri buzi paw-paw ugbua.Ha si na onye si gommenti etiti na agbali imezi obodo.Nke gbara m ara final bu na asi na ugbo "taxi" na ala owerri na ebu ntum oyi(AC)  o nwere onye ma whats happening? ndu mmiri na azu. Ugbogiri miriam mira nwanyi dim.
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
ndi igbo newo nu,biko nne wela iwe na otego aka mbiara ebea,ne juru mu ni isi kariri akari,mana ubwo ife adigo nma
ahu odikwa ndie igbo anyi`?
unu birikwe
|
|
|
|
|
|
sheniqua
|
Darfur,Ifylayer is no more na nairaland  so Ify herself is now on heat,nobody to lay her again  lol,mu na Obim are finesss.dalu for asking.i notukwanu,gi bia lee anyi. Sheniqua,heheheee ihe nkea a bu aha ndi ole ooh?udaume na mgbadoume niile di na a,b,ch igbo di na di aha.buko,o nwere rikom anywhere? d aha mere way,hoha ndeewo.onye Ihunanya  Echelon,you seed what i sawd?  Buko,o nwere onye gara ala Imo recently? a nurum na ala Owerri buzi paw-paw ugbua.Ha si na onye si gommenti etiti na agbali imezi obodo.Nke gbara m ara final bu na asi na ugbo "taxi" na ala owerri na ebu ntum oyi(AC)  o nwere onye ma whats happening? ndu mmiri na azu. Ugbogiri miriam mira nwanyi dim. Hapu nu nwata isi opioro mango anunwa si na ya nwe nairaland. okuko chukwaa ya oso O mu na ndi alakuba onye kwuo eziokwu h'emesie ya ike. O gbasara m? ike g'agwu ndi asiri  aha agwucha beghi  a n'eji amu eyinwe ashawo egwu?
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
Ifyalways, ndeewo. Well, enweghi m okwu ugbuoa, so, ana m ekele unu. Ka Chineke nye unu niile ogologo ndu. Igbo ga-adi.
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Kee ebe ha ncha gara? Oso abiola ozo kwa na threadia 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ChineyeM ndeewo.ya gazie ! Pres ole onye gbara oso abiola?  o dika i maghi na oku di over  ndi ji nwanyi na umuaka na threadia dizi too much,plus ndi nwanyi jisie ike bad bad  Nan na cerelac dizi onu now,Nairaland a ga agwu school fees ka o ga azuta indomie?  lol. i missed you ooooh dika nwanne ukwu buko umu igbo o na o weghi onye gara ala owerri recently?ole Romy sef?Romy i nawa o na i naghi eru owerri?you must ofcos,owu ebe e nwere d best babes and wherever umu asa no(juilet) there must nweriririrrrrrrrrrrrrrri a Romoe there.  a chorom i confirm akuko m nuru,na taxi ala owerri bu "ntu oyi"  ala a chowara igba m oooh.somebody say something please. Ya gaziere anyi niile na Izu uka ohuru a. 
|
|
|
|
|
|