|
|
|
ifyalways (f)
|
heyyyy nnennneigbo nilllllllllllllllle am fine.o tekwala aka. hmmmn kedu maka umu ejima?  i napula ha ara? nne we missed you,anyi niile minus Romeo 
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
hey ify nka sef, shich umu ejima ka i na aju eseL lol. biko ebutakwala okwu romeo, m ga echebiri that boy echebiri. anuru m na o na aju ese m but from what i hear from you obu asi asi lol
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
heheeheeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Nne quote me anywhere,ujo adighim Presido1 and 2 biara nga kwue hoha na i muora ya umu ejima.even o kere pounds nga,anyi niile mecha parti and we even had to choose names for the twins.d okwu awughi kwa ihe nta. . . .Ynot na moonshege sef all came out from their hiding place the very moment a kpotara aha gi  well,ebe i si na i maghi ihe o bula gbasara d umu ejima,we would assume that "iba ojoo" jidere pres then. Romyyyy,ole onye kwara gi na o na aju ase gi?asiiiiiiiiiiiiiiiiii oku  Romy d very busy with umu asa.i hutala nga ono na ikpo umu nwanyi na e miss nwanyi? Romy no na akowori ndu ya jare.i si na i ga echebiri ya? lol o dikwa riskyi ga ahukwanu ya.am sure na o jidetela otu juilet ugbua.  lol on a serious note,Romy did ask of you.Tosh a luola nwanyi.Ikomi ka o foro !
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao a kpochabeghim di roll call  Oziomatv luru nwa ofe mmanu Toh,o gba ya alukwaghim,infact di asa kwaturu ara ozioma tupu o hapu ya.lol o nwuturu ara ya flat  Faketan a lara retirement na crotchet m final. he sends his regards. Darfur ka nokwa around na eme O.P.P.ndi agadi ekwe nka. Pres just dey.Ikuku ! ohu ocha ocha,ohu oji ojie .ajo usu Romyheheheeeeeee i manu how far  hes still looking for the real juilet. BabyO hmmn owuzi sheniqua ugbua  nke Ikomi wu d worste mere ya moduranshi na Nairaland.Ikomi moduranshi 
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
ify i si na emere ikomi ginini? mod what? buhahahahaha Bia o buru na m muru ejima, they for invite me to the party now. so so so i na asi na monsh na ynot biara ebe nka?  /Chai i can't believe it. been a long time since m huru monshege. Ifym, like i said don't worry ama m Romeo well well, m ga anodu ya odu ofuma. ka m hugodi ya first of all. ama m otu esi e show ya pepper. eh, i si na faketan gara ebole? i feel like i've missed some action.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ikomi moduranshiiiiiii o dika o rejectiri di offer  lol Ikomi iwe gi adila oku bukokwa. Fake is fine.hes just doing his landing and take off na crotchet mu ugbua  yes,Ynot na mooshege biara around briefly for sometime.o nweghikwa ihe na emezi ebe a like that,you didnt miss lot ! ala a juola oyi. Pres keeps complaing of ihe "nri umu aka na ada na ahia" lol onye makwa motive na reason o jiri gazie Somalia now . . .o ruola nke otu ahu Ok.i trust you.buko gba Romyy ose hausa na anya,infact tinye ya tatshi ndi ofe mmanu  he deserves it. nne we missed you biko
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Someone is practising play writing, whereby u create a dialogue. Nne ji si ike. You are creative. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Someone is practising play writing, whereby u create a dialogue. Nne ji si ike. You are creative.  iwu onye anwuru  someone is perfecting his acts in soliloqy  . Nna jide ka iji lol Ikomi longesttttttttt time.echekwam ma ikuku a parala ogodo gi(wrapper)lol.ndeewo  Pres na agbazi oso ahia na somalia  its not easy to be Papa ejima. jisie ike inu pres,lol igbo awo bite onye o buka hia?otu rove 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Ifym, like i said don't worry ama m Romeo well well, m ga anodu ya odu ofuma. ka m hugodi ya first of all. ama m otu esi e show ya pepper.
 , Nne i trust you now!! 2 or 3 rounds ka anyi ga eme?
|
|
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
 , Nne i trust you now!! 2 or 3 rounds ka anyi ga eme? Shame. When your mates are going 6 to 10. Even she does not take anything less than 5. Aba'nam 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Shame. When your mates are going 6 to 10. Even she does not take anything less than 5. Aba'nam  hahahhaha bia ikomism kedu iwe gi? na weekend ka a n'eme 6 rounds!
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
I must let u know na nwa ahu gbara last London Marathon. So heart ya na e'bitty, na e'racee kwa ka nke horse. And ona aku lawn (sorry long) tennis. Gaa mee cheeee na owu joke  Gaa kwa juo Pres, ihe mere ya emee withdraw?
|
|
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Okay, I agree. Meee ka Ifyalways mara onye winiri nu between gi na (nnenneIgbo). 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Gaa kwa juo Pres, ihe mere ya emee withdraw?
Ikocrazy odika u don start to smoke crack and paw-paw leaf mixed togather again  . your mama love you so quit now or  Romanu ole ka i'mere.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
God loves a cheerful giver ! ! !a gaghim a reject such a gift anyday,anytime.  hahahhaha bia ikomism kedu iwe gi? na weekend ka a n'eme 6 rounds!
lol.o di nma.o kwa weekend eruola.Fake agbala oso.Nna anyi ukwu Romy,e nyela anyi new recipe. onu isii or nothing  Okay, I agree. Meee ka Ifyalways mara onye winiri nu between gi na (nnenneIgbo).  maka gini?wepu aka na anwuru Ikomi,o dighi gi nma na ahu.  Pressssssssss d pres,they said na i na agba oso ahia na somalia ka m ga hie ura,i must practise this " onu isii or nothing" na abalia . Romy thanks for the shared knowledge.i want to believe you are talking from an over experimented and trusted experience.  Igbo hi 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
umunne m toshmann ka dikwa ndu o  o bu ihe resit exam marriage n'eme 
|
|
|
|
|
|
sheniqua
|
umunne m toshmann ka dikwa ndu o  o bu ihe resit exam marriage n'eme  I've been wondering  kedu ka nwunye anyi mere? O kwa babyo n'ekwu
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikocrazy odika u don start to smoke crack and paw-paw leaf mixed togather again  . So what are u saying? Are u saying na igbagi oso,  . Wokem gaaa nojuo odu. You could'nt cope. We all know that NnenneIgbo in one night of rage, jiri iwe tuwa her computer just because u under performed. She had to wait a long time for car boot sales to come to her area, ka ogoru another PC. Pres lazy man 
|
|
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ohh that is true, I missed that. BabyO, "them jus they ban u dey go", ma owurukwa Echelon. So what do u think, Ha gaa bani gi ozo? And what will your next username be? Buko mee kanyi mara before it happens. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Igbo ndeewo
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Igbo ndeewo
Ehen. Anyi anuna. How can we help? 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
ify kedu?  fake kwanu? ofuola n'ime panti gi  chineke naputakwara m from your ebe ahu  ana m akwado maka ule m dara na january, ileghari ya. achoro m ile ya ngwa ngwa ka m nwee ike iga new jersey this summer ga nonyere nwanyi m luru ohuru jare  de thing ji m baaad  ike school a agwula m sef 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
ana m akwado maka ule m dara na january, ileghari ya. achoro m ile ya ngwa ngwa ka m nwee ike iga new jersey this summer ga nonyere nwanyi m luru ohuru jare  de thing ji m baaad  You need to be quick, ahurum Pres, Romeo and Echelon, buying tickets, njuo ha ebe ha na ga, they said New. So I thought they are not telling me the whole truth. So I added Jersey, they could'nt say yes or no. Hint Hint Hint. Tosh just a hint. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ehen. Anyi anuna. How can we help?  Did i talk to you?aha gi awu "mmadu niile"?Ikomi am not in a good mood.buko hapum aka  @Tosh,Fake di nma.o nweghi ihe na emenu.Jisie ike lee exams gi ga hu nwunye gi.onye chotara ezi nwanyi a chotala d best of d best.goodluck jare.Tosh can i still kiss you?  i long to do so mana . . . . . . You need to be quick, ahurum Pres, ]Romeo and Echelon, buying tickets, njuo ha ebe ha na ga, they said New. So I thought they are not telling me the whole truth. So I added Jersey, they could'nt say yes or no. Hint Hint Hint. Tosh just a hint.  lmao.nyokometer.what were you doing where you saw them?Mr seer ! Ebe aha Romy di there,well,o nwere ike iwu ezi okwu  Tosh,e kwela bois nara gi ura hie,be fast about the exams. lol Romyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyy 
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol. plural + surplus. once again,Tosh,a marala gi okwa mmiri.d rest is left for you. 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
I knoooooowwwwwwww. Especially when your after there girlfriend's. Anyway be careful. 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
lol. plural + surplus. once again,Tosh,a marala gi okwa mmiri. d rest is left for you.  Ina ekwu Romeo. Owu kwa d same thing ka'm na agba ya. 
|
|
|
|
|
|