|
romeo (m)
|
hmmn Romy.so many unanswered ajujus for gi.  i heard na i nwere the biggest touch and follow around.from a reliable source sef.o nweghi asa na aju gi,they are all weak before you.  Romy the smoooth operator. i na azo nwanyi?e chekwam no nwanyi na azo nwoke now,judging by the way m siri zoo ma zota Faketan  ochi eze no go kill me. I choro ka Uche gbalaga?i di sure na o ga akowali okwu ahu?  Buko ka anyi nwere d okwu etu anyi siri hu ya. hmmmmmmmm ka m were ujo kwere nu, hahhhahahahha chaiiiiiiiiiiiiiii kedu di ajuju ka m na aza ya sharp sharp
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Ikomi one tombo for you  infact tombo plus okporoko na fried eju.  don't name no name please.Ihe nkea di three mush.Romy nwoke ike  @Romy hahahahaha is that accepting or denying  oooooooooh choochi  Mbaaaaa ihe m na amuru amu bu na okporo aha umu nwanyi o na enweghi ihe jikotara mu na ha
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Osigi kwuchi tara yaaa?
Uche buy ngwa fire. Explain please.
i hula now,hes gone  i told you beforehand.you are all dickhead and no bone,ihe mere na o nweghi onye iji.  last man standing ! last man looking ! Uche si gi thanks but no thanks. Ikomi ura na atu.see you soon.rove you plenty. Romy,hehehhehehehehhehhhhheeeeeeeeeeeeee jide ka i ji. 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikomi one tombo for you  infact tombo plus okporoko na fried eju.  Kee otu eju na ato? Ona ato ka suru ndele?  Mbaaaaa ihe m na amuru amu bu na okporo aha umu nwanyi o na enweghi ihe jikotara mu na ha
Very true. Guilty or not Guilty. Guy man oga si kwanu gini. Not Guilty 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Mbaaaaa ihe m na amuru amu bu na okporo aha umu nwanyi o na enweghi ihe jikotara mu na ha
hehehheee Ok.na amu kwa di amu very well.d amu di uto.tested and trusted.  Kee otu eju na ato? Ona ato ka suru ndele?  Very true. Guilty or not Guilty. Guy man oga si kwanu gini. Not Guilty  Gini bukwa "suru udele"?it would do you good to always write in bekkee.your igbo is misleading and does not portray what you actually have in mind.  Romy,you are guilllllllllllllllllllllllllllty.  the most painful part is that na i kwusi beghi,you are still on the mattter 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
i hula now,hes gone  i told you beforehand.you are all dickhead and no bone,ihe mere na o nweghi onye iji.  last man standing ! last man looking ! Uche si gi thanks but no thanks. Ikomi ura na atu.see you soon.rove you plenty. Romy,hehehhehehehehhehhhhheeeeeeeeeeeeee jide ka i ji.  Ima na iwu interpreter. Ngwanu good night. Emene uka. keleeeee Fake. Ihukwa Pres si kwa ya hello, don't mind the fact that he under perfomed. Its not his fault, oruturu na factory in his teens. Umu toxic nda could have side effects. Anyway, say hello to him.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Kee otu eju na ato? Ona ato ka suru ndele?  Very true. Guilty or not Guilty. Guy man oga si kwanu gini. Not Guilty  Ikomi kedu nke bu nke gi (before) n'ime ha ato?  , kedu onye m napuru gi there? 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
*******coughing******** ndewo nu umu ibe. ole ka eke si anya anwu ebe unu no. Ify anyi ole maka Gerald. You neffa tell us wetin happen.  Ikomi na Romanus ole nga onu mere ma owuru GC.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
hehehheee Ok.na amu kwa di amu very well.d amu di uto.tested and trusted. :DGini bukwa "suru udele"?it would do you good to always write in bekkee.your igbo is misleading and does not portray what you actually have in mind. Romy,you are guilllllllllllllllllllllllllllty.  the most painful part is that na i kwusi beghi,you are still on the mattter  ikpe amaghi m ify  , aka m kwuru oto 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikomi kedu nke bu nke gi (before) n'ime ha ato?  , kedu onye m napuru gi there?  Hehehehe. Wokem iwu Chief, Ikwerem ga ha near. Ima na iwu agu. *******coughing******** ndewo nu umu ibe. ole ka eke si anya anwu ebe unu no. Ify anyi ole maka Gerald. You neffa tell us wetin happen.  Ikomi na Romanus ole nga onu mere ma owuru GC. I was just saying all the nice things about u. Asim ha na Iwu hero.  Okwa ya Ify?
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Be Eliza nno nwanne nwoke 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Hehehehe. Wokem iwu Chief, Ikwerem ga ha near. Ima na iwu agu.
Que me salva el todo poderoso  ,
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ima na iwu interpreter.
Ngwanu good night. Emene uka. keleeeee Fake. Ihukwa Pres si kwa ya hello, don't mind the fact that he under perfomed.
Its not his fault, oruturu na factory in his teens. Umu toxic nda could have side effects. Anyway, say hello to him.
o nweghi ihe jikoro m na Pres  i chere na mu na dni oso ahia were biz?i look like onye ya na umu boi na asi hello?  plsss save yourself the stress,i only deal with ndi Oga,ndi ji di cash.  More to it,amusighi Pres ike. . . .so you said,i don't know.Yes;m ga ahu Fake and i would say you well to him.no shaking  Ikomi kedu nke bu nke gi (before) n'ime ha ato?  , kedu onye m napuru gi there?  lol ngwa Ikomi,over to you.eziokwu na ha aputa ntakiri ntakiri.Mana Romy gini mere i jiri tinye before?it might still be going on for all i care  cheeei even you Ikomi
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ify anyi ole maka Gerald. Owu onye Swiss? 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Be Eliza nno nwanne nwoke  Nwoke oma olia, onu si ka onu puta tata. Ikomi how your side? no let me do you wetin i do one uzoakoli man in the 20s  Ifyoma, am getting close to CIV.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
*******coughing******** ndewo nu umu ibe. ole ka eke si anya anwu ebe unu no. Ify anyi ole maka Gerald. You neffa tell us wetin happen.  Ikomi na Romanus ole nga onu mere ma owuru GC. heheeeeee mmanwu igala. Gee baby is fine and enjoying  hes doing his landing now na my crotchet and not Nairaland. Owu onye Swiss?  owu onye igbo.amebo.  Que me salva el todo poderoso  , otondo ! 
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Nwoke oma olia, onu si ka onu puta tata. Ikomi how your side? no let me do you wetin i do one uzoakoli man in the 20s  umuasa, am getting close to HIV. Hmmm From ikara aka na mmadu onweghi onye m napuru ikomism biko 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Nwoke oma olia, onu si ka onu puta tata. Ikomi how your side? no let me do you wetin i do one uzoakoli man in the 20s Ifyoma, am getting close to CIV.Ibia kwana coded gia that Romeo does'nt like. Keee nke wu CIV. Ichoro Igaaaa nara Uche2nna nwuye yaa. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Nwoke oma olia, onu si ka onu puta tata. Ikomi how your side? no let me do you wetin i do one uzoakoli man in the 20s  Ifyoma, am getting close to CIV. I na eme tour?gi na eliza i presume  Nsogbu adighi till you come,we would keep rocking. Ole otu i siri mata Gerald?meeeeeeeeeen unu dikwa egwu 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Romanus ole kwanu nke bu HIV iji kwe aju buru? Amaghi kwa m ma Gerald owu onye swiss ka obu german? Ify over to u. 
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
Chei, amaghi m ebe nga ebido ebido ( I stepped out a minute and the thread went amok with posts . Me thinks I am the rate limiting step)
|
|
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
Ibia kwana coded gia that Romeo does'nt like. Keee nke wu CIV. Ichoro Igaaaa nara Uche2nna nwuye yaa.  Kedu ugbochi nke a mere  Uche anugo nwanyi ma uche amaghi 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@Romy,olekwanu nke bu HIV?Pres o wurukwa like that,beg carry go.just keep moving,e lena anya na azu.  Romanus ole kwanu nke bu HIV iji kwe aju buru? Amaghi kwa m ma Gerald owu onye swiss ka obu german? Ify over to u.  you must mara ooooh! Gerald bu onye Igbo.case closed.  lmao.told Ikomi ooooo.Ikomi tete na ura.things are happening around you,don't be left out.norokwa na mmiri ka ncha ba gi na anya.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Romanus ole kwanu nke bu HIV iji kwe aju buru?Amaghi kwa m ma Gerald owu onye swiss ka obu german? Ify over to u.  amaghi kwa m ohhh hahahhahaa
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Ify Gerald ka ina aju m ote nsiri mara ya. ok obu felimbobo gwara m aha ya. gwa kwa ya ga oga kwoo felimbobo ugwo 4 rounds oji ya. Tosh okwuoo la nke ya nwere onwe ya since. anyway aga m okpo igwe ya na abalia. Ikomi ewere go ma sista gworo ogwu ego. He tried it with nwando ma na o'wokighi.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
He tried it with nwando ma na o'wokighi.
hahahaha 
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
He tried it with nwando ma na o'wokighi.
LMAO Nwando di smarter than that now  Coupled with na o bu Mrs Nwando and not Miss Nwando. Meanwhile o bu zikwa sheniqua na e reign zi.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Kedu ugbochi nke a mere  Uche anugo nwanyi ma uche amaghi  don't you know na Ikomi bu onye anwuru.hes prolly high again. Ify Gerald ka ina aju m ote nsiri mara ya. ok obu felimbobo gwara m aha ya. gwa kwa ya ga oga kwoo felimbobo ugwo 4 rounds oji ya. Tosh okwuoo la nke ya nwere onwe ya since. anyway aga m okpo igwe ya na abalia. Ikomi ewere go ma sista gworo ogwu ego. He tried it with nwando ma na o'wokighi.
o dim suprianya azu.i never knew you knew him so well.am even talking with him now.Ok ooo,o dikwa nma.hapu case Felimbombo,owu Romy ka i ga na akwazi maka Felimbombo,Fake na Tosh e jirila ya duo Romy ulo(settlement) 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
you must mara ooooh! Gerald bu onye Igbo.case closed na u close the case? anyway Gerald mma bu onye igbo mana nkea ikocrazy na akpozi swiss odika salt di na uka ya ahu. But kwoo eziokwu onwere onye swiss ima? ok lets asume na onwebeghi ihe onu mere na ime ulo ma obu na ime ugbo ala(as in sharp sharp)  Ima na ikomi bu ndia na anu(drink) pammy na villa wey dee know everything wey dee happen for yonda.
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
O dika onwere akuko ina e missi ebe a. Onye wu Felimbombo ?
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
O dika onwere akuko ina e missi ebe a. Onye wu Felimbombo ? even me di lost ebea 
|
|
|
|
|
|