|
romeo (m)
|
Romeo gi the current number. Ask Romeo.
hahahahha Ikomi nke gi the current number 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
E be ka Darfur na Fake nno? Umunna amakwa? Owu kwa ihe mu na aju, Unu juo kwa ram ya. Tosh over to u. 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
uchenna
aluola m nwanyi. hapunum aka jare
hahahaha tosh so nwa bangladish ahu no na kadif mechara bia biri with you. lai lai i must call you papa morrow. Bia ekwe kwa la ka fake kara gi mma. 
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
Romeo gi the current number. Ask Romeo.
Romeo , over
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
heheeeee umu asa a ka ekwekwanu gi mata ihe na eme nu. presido idi funny. gaanu na panti ify kpoputanu fake ka o bia kwuo the truth about felimbombo  o gaghi ekwe aputa maka ndi british police ka n'acho ya badly  Fake is not coming out anymore.his the last mugu resident !  abeg make una no quote me ooooh.o chupukwam it would be difficult to catch onye ozo.  hmmn ogwu felimbombo atula gi.i kpakwa ahu?feli na fire ! strictly for ndi rijuru afo Ikwasuo mu Iwe. Nkuo gi 12  you know. Awu dighim Fake or Pres. Awu kwam Machine, working pendulum.  gaa nojuo odu.men that are men kwuwe okwu,you,you 3 inches sef a na ekwu word  i would choose a lolipop sweet anyday over you. 
|
|
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
gwanu ify ka o kpoputa fake from panti ya, gaanu central london kpoputanu darfur from toilet. de guy na aru pieces. o si na ochoro ego oji akwu ugwo school ya soo ogaghi adi easy. o na agbali, mana o na agba asiri too much
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
hahahaha tosh so nwa bangladish ahu no na kadif mechara bia biri with you. lai lai i must call you papa morrow. Bia ekwe kwa la ka fake kara gi mma.  I said it, onwere ebe ana akpo Jersey na Bangladesh? Pres?
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Hahahaha Uche lekwa ka igbara isi white by force. Felimbobo di kwa three much. i'cho ka sendiara gi foto felimbobo fake sendiri m by text. Ukwu bu dodohi. Ka m kpoo darfur nata ya the number just wait a sec.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
bia presido i na akpokwa mpam, o dika inubeghi na adara m exam m lere na january  agwabeghi m mpa m nke ahu, amaghi m ma my uncle no ebe a ogwala ya na adara m ule, m'afo igwa ya na nwa bangladesh biara be m  jidekwa onwegi o, imaghi na aluola m nwanyi? heeeeee . . . 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
onye nwere nwanyi ebea nwe ada nwanyi bu soso mu!!  mbe ya ndi coat.  hahahaha tosh so nwa bangladish ahu no na kadif mechara bia biri with you. lai lai i must call you papa morrow. Bia ekwe kwa la ka fake kara gi mma.  stop this joke.  Fake esoghizi unu eme wassup anymore.e jirilam kpom na elu,kpom na ala na kpom na akuku jide ya na oru final. gwanu ify ka o kpoputa fake from panti ya, gaanu central london kpoputanu darfur from toilet. de guy na aru pieces. o si na ochoro ego oji akwu ugwo school ya soo ogaghi adi easy. o na agbali, mana o na agba asiri too much
Fake is not coming out anymore.hes simply lost in my crochet.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
gaa nojuo odu.men that are men kwuwe okwu,you,you 3 inches sef a na ekwu word  i would choose a lolipop sweet anyday over you.  Ehe nga eweta gi nkpa ka iga na agu. Like Amara ya eme wo mu nma Amara ya eme wo mu nma Amara Ikomi eme wo mu nma Nga eji ya muoro ya nwa.
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Chei uche i'nwere bad luck  phone darfur di off. odika ona aru oru abali. tomorrow kam onye m dey numba.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ura a tugbuola m ooooh. Uche my last word for you. . . .ihe mere Pres na Ikomi jiri ka nka no oge wu Felimbombo.ihe mere Tosh jiri daa exam wu felimbombo.were ire gi guo eze gi onu.  i ga ebulilkwa d ibu?checkie ofuma.its not so easy ooooo.feli bu oku na ami boizz obara.  I said it, onwere ebe ana akpo Jersey na Bangladesh? Pres?
for once,i agree with you.Pres new or old jersey,as long as na enwere jersey in it
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
presido i na egbu oge, kpoo faketan. phone ya ga e-ringi na panti ify  juo ya de number, faketan bu de number n'isi. felimbombo nwere 3phones, fake gotere ya two, felimbombo stole the 3rd one from one of her customers, fake ma all the numbers n'isi 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
ura a tugbuola m ooooh. Uche my last word for you. . . .ihe mere Pres na Ikomi jiri ka nka no oge wu Felimbombo.ihe mere Tosh jiri daa exam wu felimbombo.were ire gi guo eze gi onu.  i ga ebulilkwa d ibu?checkie ofuma.its not so easy ooooo.feli bu oku na ami boizz obara. ;)for once,i agree with you.Pres new or old jersey,as long as na enwere jersey in it ihe mere faketan jiri kwuchaa house rent ya gbafuo ga biri n'ime panti nwanyi bu felimbombo 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Igbo ndi oma ka m ga hie nu ura. aga m eme nje m echi. make i no sleep for moto way. Ify wetin be joke? ihe mere faketan jiri kwuchaa house rent ya gbafuo ga biri n'ime panti nwanyi bu felimbombo  spot on
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
umunne ka chi foonu  ka m ga guo akwukwo maka ule m biko. ike school a agwula m ooo  hoha 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
presido i na egbu oge, kpoo faketan. phone ya ga e-ringi na panti ify  juo ya de number, faketan bu de number n'isi. felimbombo nwere 3phones, fake gotere ya two, felimbombo stole the 3rd one from one of her customers, fake ma all the numbers n'isi  Tosh a choghikwam this kain mkpari.ole ihe i mere mean?iwe abiala.lol on a serous note,Tosh fake si gi tryia weta ya buttermint1973 na yahoo kpom co kpom uk e nwere m exams echi.let me rahu ura. hehehheeh Okwa Romy apuola nga?  o gala ichu nwanyi,Romy smoooooth operator.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Onye obuna abawana, Ka muwa ba kwa, my biiirrrrddddd na echem na bed. I can't keep her waiting. Ngwanu Tosh sleep well, Romeo nga akponu Feli.
Uche rooo ha ka ha mere gi eber and give u another numba.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Tosh a choghikwam this kain mkpari.ole ihe i mere mean?iwe abiala.lol on a serous note,Tosh fake si gi tryia weta ya buttermint1973 na yahoo kpom co kpom uke nwere m exams echi.let me rahu ura. hehehheeh Okwa Romy apuola nga?  o gala ichu nwanyi,Romy smoooooth operator. Romeo just to let u know, ihe ahu awugi e-mail Ify.  So that u don't go trying it.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ikomi ka chi foo. Pres i ga no ya abi?i gaghi agba aka were laa.goodluck  Romy a dorola Uche gawa oooo.Uche i ga emelikwa ihe di na d thing?o setikwa Romy ka a gburu isi ya  gakwa rahu ura peacefully,hapukwa Romy  Romy,Uche,Toshiee,goodnite all. Fake sweets,all for gi  ka chi foo nu.
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
buttermint1973 na yahoo kpom co kpom uk
ify u for code am well now. u can do berra than this. anyway kele gerry ma ya weputa isi from the panti or crochet. I hope say no be hairs for yonda u dey feed fake  Good night guys. nice landing for Nairaland again.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Romeo just to let u know, ihe ahu awugi e-mail Ify.  So that u don't go trying it. iwu onye aruru ala.  Romy don't mind him,o choro inu gi okwu na onu. Ikomi night night.am keeping mine waiting too  a nam abiaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikomi ka chi foo. Pres i ga no ya abi?i gaghi agba aka were laa.goodluck  Romy a dorola Uche gawa oooo.Uche i ga emelikwa ihe di na d thing?o setikwa Romy ka a gburu isi ya  gakwa rahu ura peacefully,hapukwa Romy  Romy,Uche,Toshiee,goodnite all. Fake sweets,all for gi  ka chi foo nu. Good night Ify ohhh. Abali oma. Its been nice having u all, Chukwu gozie anyi nile. 
|
|
|
|
|
|
sheniqua
|
kedu ihe people ji we re aha m n'aku asiri ? By the way onye bu felimbombo ?
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
kedu ihe people ji we re aha m n'aku asiri ? By the way onye bu felimbombo ?
chere ka Tosh na fake bia ha gwa gi onye bu d mbobo of a lady. Ikomi can as well kowaa ra gi. Umuigbo aka m di na elu na ekele. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Umu igbo aka m na ukwu m na ugwu m di na elu in ekele. nke ruru gi ma o bu nke masiri gi werecha oooooooooh.  Nwoke Somalia,ndeewo. @Shenigua i choro ima felimbobo?you warrrrrrrrrrra know hers?  ga juo either Romy,Ikomi,Tosh,Darfur or faketanhi onye obula
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Eji m Felimbombo eme gini? umu ashawo boys nile juru na threadia bu ndi Felimbombo na adi mma na aru 
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
ahula m ihe nile unu ji aha m ako ebe a. even toshman na romeo so cha na ndi na akpo m aha gbasara ashawo. ka m gwakwa unu, aka m n'aru oru na central london, de felimbombo bu regular visitor to the hotel. with different men. one day a ga m a-blocku de nwa, nye ya address toshman na faketan, maka de nwa dikwa interested in faketan. amaghi m why. juonu fake na tosh. even de nwa kpokwara aha romeo one day, ujo abia m. odika romanus ji style dabata UK sometime in the past, doro one hand, gbaghachikwa spain secretly. felimbombo na agakwa spain for summer holidays. romanus oya 
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
ahula m ihe nile unu ji aha m ako ebe a. even toshman na romeo so cha na ndi na akpo m aha gbasara ashawo. ka m gwakwa unu, aka m n'aru oru na central london, de felimbombo bu regular visitor to the hotel. with different men. one day a ga m a-blocku de nwa, nye ya address toshman na faketan, maka de nwa dikwa interested in faketan. amaghi m why. juonu fake na tosh. even de nwa kpokwara aha romeo one day, ujo abia m. odika romanus ji style dabata UK sometime in the past, doro one hand, gbaghachikwa spain secretly. felimbombo na agakwa spain for summer holidays. romanus oya   Abegi, Romeo jide kwa numba gi. I don change mind  E chekwa'm no Keziah sef amaghi no ashawo I wonder wetin be the difference sef 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Dafur nwunne, okwa ha si isi na key hole na enyo ebe felimbobo na fake na aku nkwa na ime uyoo  . Uche i'choo tosh ebunye gi asa ozo, the boy di too much ebe umu asa le kwa ntu no.  .
|
|
|
|
|
|