|
jennykadry (f)
|
Igbo Good Day.  Onwere onye huru Nwando? aburu na ina cho nwando,jwo sheniqua ajuju nwando,oga ka kowara gi ebe nwando no
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
biko gwanu Ikomi ebe nwunye nwoke mmadu noo  , onye na achu nwunye mmadu mara amara na anyi ga achu nwunye ya  agreed  bikonu nyenu notice oge obula ikomi luru nwanyi, ka boys make-ia movement 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
Igbo, ndi oma, ndi oma!!! Kedu ka unu mmere!!!! E zuo ka aha eri Udele, atotuo ngiga!!! Kedu pres, darfur, romeo, tosh , faketan na felimbobo  Ify, ekele m!!!
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
?Pres,fake or no Fake, a chorom i ga gba egwu ugbua?i na abia?  ka chi foo.  Aka ji m right now, inshort anyi na acho ibido egwu nke anyi now. Ok before i come(not that coming oooo) iga eji izal kwoo aka gi ahu. Press no nga Fake no na nke ndi uwe ojii. ha gidere ya 3 days ago maka felimbobo Darfu aga go oru abali ebe ona enyo ndi na a'satisfy onu ahu. Tosh no somewhere na enwete onwe ya Rommy achoro go juliet pu wa. Ole gi now.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
 Pres a hulam Fake ooooooo,ntooooo,ihere megbuo gi  Fake is back and doing fine too Lol,ozi m ziri anwuru oku eruola eluigwe nti,a maghim onye mere ya,but whoever it is that helped me get Fake out of the shell,dalu a million.  weekendia ga adikwa egwu.kpom na elu,kpom na azu,front na back.  Uche2nna ndeewo. Ikomi,Toshiee,Romy,Darfur,Echelon,Youngies,Kashiff,Mortiple,Oziomatv,ChineyeM,Ynot diririrrrrrrrrrrrrrrri gabazie,otu love  Trev,sheniqua,GC,nnenneigbo niile,jennykadry,skylife,diriiiii gabazie,udo diri unu.  . ndi moduranshi niile,nsi kpakwa unu 12 times na weekendia  Seun isi udele agbo ncha,raa nsi oku. 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
@Jenny ole gi now, ebe a ka ugbo butere gi today. ogini?kedi ife iji jenny e'me?ngwa ano mu ebea,o'when ife i cho e'kora mu presido?apu kwamu aka,ama mu na ino cho okwu,kama ike gi adiro mu ooo,vuru nsogbhu gi,gaku onye we're oge gi,maka jenny ewero your time now 
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
kee ebe mmadu niile gara? long time no see. ify nwa, gini mega?
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
biko gwanu Ikomi ebe nwunye nwoke mmadu noo  , onye na achu nwunye mmadu mara amara na anyi ga achu nwunye ya  agreed  bikonu nyenu notice oge obula ikomi luru nwanyi, ka boys make-ia movement  Chinnnnnneeeeeeekkkkkkkeeeee mmmmmmmeeeeeeeeeee! These bois na plani ichu nwunye mu, bikonu onye achula nwunye mu, bikonu onye achula nwunye mu odikwagi nma. The reason iji na achu nwando wu because ichu Nwando di uto, its like ebe okeokpa na achu okuko. But if u guys are determined ichu nwunye mu then I know what to do. Ifyalways jikere na alulu mu na gi eruola,  . You have no opinion in it, you must marry me, so that ka bois chu wa gi,  , ad be happy with that. Romeo and Tosh, akwa unu gaa alike ichu Ify? Shikena problem solved. 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
kee ebe mmadu niile gara? long time no see. ify nwa, gini mega?
Late-r 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
kee ebe mmadu niile gara? long time no see. ify nwa, gini mega?
sweetie, anyi gara uka 10  .really long tyme no anya.ihe niile na eme,ala na ama jijiji,mugu no get am 4 mouth.ndeewo.kedu maka umuaka? Late-r  O gwara gi?i huru aha gi dia?iche na o bu Nwando na ekwu?i huru ya phocking aha dia? Ifyalways jikere na alulu mu na gi eruola,  . You have no opinion in it, you must marry me, so that ka bois chu wa gi,  , ad be happy with that. Romeo and Tosh, akwa unu gaa alike ichu Ify? Shikena problem solved.  now this is called mkpari raised to power 10.  ole ihe jikoro udele na barber?Ikomi akwukwo nso si na anyi "nwurutu ntakiri for the sake of afo anyi" now,you are abusing it,Ikonne,a lirrrrle wine for the stomachs sake isnt suppossed to get you drunk  minimize your mmai intake please.modify that your post before Fake ahu ha.  Pres aha ahu i dere na threadi aha ndi igbo owu nini buko?ole udika aha bu ihe ahu?ihe gi niile na apu iche including your . . . .  na waoo ! umu igbo nile,unu a gakwara uka 10 today?  anyway,happy sunday onye o bula.ka izu uka ohuru a diri anyi niile nma.may d anyanwu,rains na onwa usher in good tidings to us all.  otu with kpom na elu na ala buko rove 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
otu rove  Romeo achi gwuo na onwe ya. Hahahahahahahahaha. Unu ahuna ihe ndi ya na obi, na ubochi sunday. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Romeo achi gwuo na onwe ya. Hahahahahahahahaha. Unu ahuna ihe ndi ya na obi, na ubochi sunday.  heheheheee  am yet to forgive you for rubbing my name on your akpa amu rubbish write ups  4getkwa na esom gi achi ochi.but Why i ji akpo Romy aha now?  i na akowa na Romy bu onye "otu" ? lol,udaume ndi otu "a" ka o bu ndi otu "e"? Ikomi ole ihe i meaniri sef?ihe di onye na obi sef?took kiaful  @Chisimdi,you are not forgotten babe  Chukwu gozie gi too.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
akpa amu Ikomi ole ihe i meaniri sef?ihe di onye na obi sef?took kiaful  otu rove  Because Romy aghagi alike ihe ndia nna ede. Ino na ulo now? ujo abiana Pres
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Romeo achi gwuo na onwe ya. Hahahahahahahahaha. Unu ahuna ihe ndi ya na obi, na ubochi sunday.  Maka gini ka m ga eji were chigbuo onwe m? Otu rove bu ofu rove  heheheheee  am yet to forgive you for rubbing my name on your akpa amu rubbish write ups  4getkwa na esom gi achi ochi.but Why i ji akpo Romy aha now?  i na akowa na Romy bu onye "otu" ? lol, udaume ndi otu "a" ka o bu ndi otu "e"? Ndi otu "a"  Because Romy aghagi alike ihe ndia nna ede.Ino na ulo now? ujo abiana Pres adighim aghota awusa  !! ujo a na ejide pres ebe onye obula nwere idea na ike nwanyi adighi gi
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
ujo a na ejide pres ebe onye obula nwere idea na ike nwanyi adighi gi
Mu na Ify na apuapu, n'bata n'saagi okwu ahu.  Ify ijikerena? Ad be there in 30mins.
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Mu na Ify na apuapu, n'bata n'saagi okwu ahu.  Ify ijikerena? Ad be there in 30mins. Which of the ify's are you talking about, hope owughi ify nke mma otherwise  Ify aha ndia bu ezigbo aha igbo go figure ok. ichoro more gi agwa m ma consult ma great great grand oka di ndu na abounci. Romy hape ikomi, he is on cheap liquor.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
igbo hiiii ihe na agu nwanyi di ime na agu onye tuwara ya ime  Ikomi it wasnt me buko  Pres,aha ndi ahu a dila outdated buko.infact,Pres what is your name?  Rommmmmmmmmmmy,ndi otu "a " indeed. @all ofu love and a lovely week 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Unu anola? ebelebe igba .
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
ify baby  ebelebe nke igba  o nwere ndi ji aha m gbaa asiri na threadia recently. ma ndi si na ha alugo nwanyi, n'achokwa ka ha ga esi achu nwanyi ndi mmadu ma ndi na spain ma ndi no new jersey na old pollo ma ndi si na m n'asa toilet na central london  ofo makwa onye ji ya
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
i ga aju onye ahu ebe felibo guest inn no, and ihe o na eme ebe ahu 
|
|
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
onye ahu efegbuola onwe ya. o nwere oge m n'aru oru oge ike di (part time job) na otu coffee joint di n'akuku trafalgar. nokwa nso naija high commision, mana onweghi mgbe m ji buru onye oru felibobo guest house. onweghikwa guest house di na trafalgar area  ebe ahu bu highly official area
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
@presido ta gbafwo,anu ma ju ya ma ahu od ya na ndi be'ee,inoro ebea na suru mu asusu una ghota.kpachara anyi gi,o'gi ga njuru ese ify?onye m juru ajuju a sa be mia,giwan bu follower ko presido ki kporo afa gi,na sa mu ajuju mna juro gi,taaaa mechie onu gi'an ne sisi,anumanu 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
@presido ta gbafwo,anu ma ju ya ma ahu od ya na ndi be'ee,inoro ebea na suru mu asusu una ghota.kpachara anyi gi,o'gi ga njuru ese ify?onye m juru ajuju a sa be mia,giwan bu follower ko presido ki kporo afa gi,na sa mu ajuju mna juro gi,taaaa mechie onu gi'an ne sisi,anumanu  Please are Igbo or your parents took asylum in Igbo land hence you speak and write like this. odikwa egwu. Bia jenny if i catch you dia, your husband won't recognise you na abalia.lol FYI ify no na psychia, handkuff na ukwu na na aka. gerrit now. darfur oga awu na caffee ahu bu Felimbobo Guest Inn , maybe during the day u people will be saving coffee and whatever but chi jie the signpost will change. When next u go to work just check well ok. Ndi Darfur kwanu, okwa ahu di ma owuru jenny. 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
presido asi mu gi mechie onu gi rerere,anu mpam,iforo otu idika ele foro ohia,ocho okwu,icho buru onwen gi okwu,bia vuru nsogbhu gi ga ku ify,maka mu wa bu jenny enwero oge gi taaa,ewu 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
presido asi mu gi mechie onu gi rerere,anu mpam,iforo otu idika ele foro ohia,ocho okwu,icho buru onwen gi okwu,bia vuru nsogbhu gi ga ku ify,maka mu wa bu jenny enwero oge gi taaa,ewu  Now u have written berra, amaghi mma gara Ikomi owu nwanne. Sometimes u write onitcha, sometime u write Agbor, sometime u write Ikwerre. Where are you from to be specific. Make i go bar go watch fusbal. Jenny acho kwala okwu oh, nga azutara gi kwuli-kwuli ma m na alota. Tschüs und gute Nacht
|
|
|
|
|
|