|
jennykadry (f)
|
Tschus anu ofia,du kannst jetzt gehen, Fußball aufzupassen
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
Tschus anu ofia,du kannst jetzt gehen, Fußball aufzupassen
o dika umunne m ebidola in -u cigar nke n'enweghi filter  (goof)
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Pres a gi nani makwa ndi ara na ndi isi di nma.  Jenny adim nma jare.thanks for asking. igbo hi except mmadu abuo. up man You
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Ikomi nko?is he lost in the jungle?a nurum na o na likei ndi na akpughi aji down side  Onye aruru ala  nwanne jenny. Drogba wu onye ara bible, anyway we won the game. I will drink ma self to death tonight. If i wake up morrow kele nu chineke, if i no wake up too nu jah. We are champs of England and Europe.  . Warn your sista Jenny because i dey cyber slap people oh 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ole ihe mere i jiri boldie those words? munwa sef na aga iwu obere mmai. . . for ma stomachs sake dika akwukwo nso siri kwue  anyi niile ga etata echi;mmai agaghi egbu anyi.  but cherekwa,o na i maghi na Ikomi na a likei forest?ana egbu achara a na eze ohia  now am really spoilt  ole onye mere m ihe a? 
|
|
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Ify kachi foo buko. Ndi otu m na akpo ka anyi gaa lachaa mmanyi ngwo. Mmanya ndi somali na asoso uso. Sleep tight and don't eva eva dream of me. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Gwanu ya  i che na a nam atu nwoke o bula ujo?i makwa na etozurum etozu na nwanyi  ujo nwoke obula adighim  gwanu ya buko.o nweghi ihe oke ga eme akpa rice.Ikomi kwusi ike,m maa ya ura oku join sef  Pres am going to bed ka chi foo.iwe dim na obi.
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Osu ka osu nwa mkpi ya buko sugbuo gi na Ikomi,selense.  onye ife mu na Romy  na ewe iwe ya biko wegbuo ya selense. highest iwe of obi wegbuo ha dia. Ikomi ntooooooooooooooooooooooooooo. Pres i go painnnn you sotay you go kpeme for dia. lol Igbo hi onye o bula minus Toshie. nneenneeeeeeeeeigbo,Trev,sheniqua,GC,Jennykadry udo diri unu. 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikomi nko?is he lost in the jungle?a nurum na o na likei ndi na akpughi aji down side  Ify igwam eziokwu aghagi'm agwa anybody, Ibu aji there?, if thats the case meee ka anyi hu buko.  munwa sef na aga iwu obere mmai. . . for ma stomachs sake dika akwukwo nso siri kwue  May God in heaven all by himself shower u with blessings, so igutara that side, imara ihe. I can't remember ma owu Izikel or Paulu kwuru ya. Osi don't drink water alone take a bit of wine, if only to aid in digestion. Can u imagine ha si na'm wu onye annuruma. May all of them that calls me onye annuruma not have any wine to drink, and if they find, may it be expensive.  Gbalia na agu akwukwo nso Ify, if only to grow in confidence, so that when u drink u will not stumble.  Ify enwekwa'ram some good news,  Nchotala onye nga alu, thats what av been working on.  Guess what her name is? No u guessed wrong. Aha ya wu Echidi'ime,  am so happy, so I call her Echi.  She is so nice, Listen, abaram kitchen now kam mere ihe'm nga eri, the yam flour I was trying to make was'nt going too well, so I called Echi to come and help out, she asked me to get something else to eat na ya ga abia echi, yere'm aka.  . Ohhhh my god I can't believe all these is happening to me.  . I have to go now, Nhu Echi tomorrow, I would tell u all about it, ma mu ahugi Echi echi iwe gaaa abia kwam.  I hope Echi comes, God am so happy na'm ga ahu Echi echi.  . Ify kelerem chi muoooooo. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ikomiiiiiiiiiiiiiistic.a maghim ma a gbara m aji there.anya m anaghi eru dia and enyom kuwara akuwa. o na i maghi na abum ada Jisos?a nam agu akwukwo nsom mgbe dum.O bu nwanna Paul gwara Timothy ya na anwurutu ntakiri mmai,maka afo ya.lol Echi really di ime.ihe na eme na uwa ugbu a na atum egwu.echi di ime Ikomi.  onye i kporo onye oma gi today might echi,without reason or cause buru onye ojoo/iro gi.uwa na atum egwu infact.  Nsogbu a dighi.umu Chineke nwe mmeri.lol a kowalam ihe ozo abi?am sorry,things happen sometimes and it makes one wonder,where and when things went wrong Echi di ime.i like that name.its just the right word for ihe m na agabiga ugbua. Vraiment,echi di ime.mana nke di na iru ka.lol Ikomi NKe iru uka. 
|
|
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ndoooooooooooo ohhhhhhhhh, that is why we always warn umuaka to mind udi woke ha naa eso. Umuaka ndaaa nna eyi jeans all the time, ha anagi apuru jeans ha waist wu a big waste of time.  Thats not my total view of it oohh, just joking. If u mean what u've said am really sorry, but anaghi ekpo ngwagwu hapu iga ogu, my heart has been broken so many times, that I wonder how its still pumping blood. Amaghim ma iwotele onye ozo iga alu, one of my friends na acho nwuye, aha ya wu anwuruoku (smoke). Dont mind his name he's a good guy, and onaghi acho uka although odi uka.  But overall his a nice guy would u like to meet him? 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol.thanks. am already feeling better.maybe o maka no ma first experience,that is why o jiri di too painful.aha enyi gi nwoke ahu dikwa egwu.anwuruoku ! ! ! .o na anwu anwuru? No a choghim i meeti ya.enoff of all these long distance rubbish  infact ka m faceia akwukwo m sef,o buru na nkea emeghi,onye ma nke kara imenu.kelerem d anwuru sha,si ya na onu kwube nwanyi na ekele ya.  toshie na fake  Ikomi i really appreciate,you never knew what your words have done to me,most esp that echi di ime.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
your wellcome, take care. Soo ichoghi anwuruoku ma main men.  Anyway we shall see and please let me know when aji grows, Ana'm arunkwa barber, so your in safe hands. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ole ihe jikoro udele na barber? i ga echere till 2010 mgbe m nwere ike igba aji be that now  for now,am aji*less i meaniru na i bu barber?lmao . . . .praying mantis ha,ndi okpo.  Ikomi a gwakwala Pres ihe niile m gwara gi today  Pres wukwa radio without battrey. Ok buy garri,nsi a kpawalam.lol o nwere ike i bu maka oke nsi m na anyu ka nwa swiss igbo a jiri gbalaga,a ri nga m jiri nsi nyupu ya na ulo.  . kelerem ndi enyi gi niile,gwa ndi iro gi na ha no na nsogbu. otu rove Romy buko there is kpom dia
|
|
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
ole ihe jikoro udele na barber? i ga echere till 2010 mgbe m nwere ike igba aji be that now for now,am aji*lessi meaniru na i bu barber?lmao . . . .praying mantis ha,ndi okpo.  Ikomi a gwakwala Pres ihe niile m gwara gi today  Pres wukwa radio without battrey. Ok buy garri,nsi a kpawalam.lol kelerem ndi enyi gi niile,gwa ndi iro gi na ha no na nsogbu. otu rove Romy buko there is kpom diaNo worries, as long as my clipper is still working your covered, and if by any chance the blades needs to be worked on ad get it ready, u wont be disappointed.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikomi na Echi ana m ekele  Tank ko 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
iwu onye apari.  ole onye mere gi invite na ma case now?  owu nwanne drogba,aha ya bu  ,this boi a kuriela obim  hehehehehheeee Fake,nkita na eri nsi,eze ana ara nkapi.wepukwa aha Fake ebe ahu. Obim no ya,no shaking.for real,amusirim ike.  Pres o ka osi afu?cheeei,o buru na m mma,i wudnt have ever tried to huu na anya at all.anyway,echi amaka. o buzi mu na anwuruoku now.anwuruoku 2008 
|
|
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
No worries  o buzi mu na anwuruoku now.anwuruoku 2008  Way to go 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Pres o ka osi afu Ya fu gboo gi  . But mmadu ole ka iga afu na anya, Cheatin isn't goodoooooooooooooooo. Amaghi m ihe imere fake oji onaghi abia zi ebe a Remember noffin is hidden under d sun  . Nwanne drogba? ebelebe igba. Ndi agboro chelsea  like drogba like brother. Bia nu wuru ma second obi di ya 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Way to go  na you know  o na i likeghi ya? i said ,anwuruoku deux mille huit onye iwe na ewe eg Pres ya ga fryia sandy soil rie. anwuruoku 2008 egwu eji 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Ikomi so i bu push and start?
Soro kwa push and start maka i'mewa gi obi. okwa ifu go i'he otomatik mere gi. Battri Ikomi wu kwa agbaa kpim moto aza vuuuuuuuuuuuuM. Penarity Ikomi anaghi eche ya eche  jiri kwa ndi streeti ha. Abou di down now, Result ihe emere na winter 
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Soro kwa push and start maka i'mewa gi obi. okwa ifu go i'he otomatik mere gi. Battri Ikomi wu kwa agbaa kpim moto aza vuuuuuuuuuuuuM. Penarity Ikomi anaghi eche ya eche  jiri kwa ndi streeti ha. Abou di down now, Result ihe emere na winter  lmao vuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuM indeed.Ikomi over to you.two down  unu e mere ya straight ka o bu in a chamfa way?  o wurukwa chamfa ka i chara d thing ,then is going to be ejimas.2 by 2 o gbara ole? jukwa Pres ego ole nri nwa na ada now.you might be needing a contribution soon.  not to worry though,you can always count on us.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Okay ohhhhh, ad let him know. lmao vuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuM indeed.Ikomi over to you.two down  unu e mere ya straight ka o bu in a chamfa way?  o wurukwa chamfa ka i chara d thing ,then is going to be ejimas.2 by 2 o gbara ole? jukwa Pres ego ole nri nwa na ada now.you might be needing a contribution soon.  not to worry though,you can always count on us. Am out. Take care. Echi is calling, onaghi alike ka'm na ekwu all this things gi na Pres ina ekwu. Good night all.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
heheheheeeeeeeeeeee.ka chi foo. anwuru oku is calling too Pres o foro gi.o nweghi onye ka akpo gi.biri nani gi. Fake is waittttttttttttttttting.Ikomi thanks for caring.  kele echi4 us. Pres byeeeeeeeeeeeeeeeeee. igbo ka chi foo nu. anwuruoku 2008 ! egwu eji 
|
|
|
|
|
|