Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady

A Member? Please Login  
type your username and password to login
Date: October 12, 2008, 08:54 AM
248967 members and 147545 Topics
Latest Member: faheemraja
Nairaland [Nigerian Forum] Home Help Search Who is currently online? Login Register
Nairaland Forum  |  General Discussion  |  Culture  |  Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
Pages: (1) ... (470) (471) (472) (473) (474) (475) (476) (477) (478) (479) (480) (481) (482) ... (546) Go Down Send this topic Notify of replies
Author Topic: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady  (Read 82989 views)
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15200 on: May 26, 2008, 08:19 PM »

Quote from: presido1 on May 26, 2008, 08:16 PM
By comparism asi na nke felimbobo di too small compared to nke ify.
Ebe fake giri mere room and parlour, even asi na onwere snooker board na ime ebe ahu hara tosh na eji anokori ma tosh bia visit.

Ok.i wonder onye gwara gi ihe a  Cry Cry Cry Cry
lol.i chefuru na ha hapuru gi balcony,guest bedroom for Romy na upper chamber maka Ikomi Cheesy.unu abuo na awa anya oke.***hisses* Sad
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15201 on: May 26, 2008, 08:21 PM »

Ify iwe ona ewe gi?
Joke joke joke all d way.
Ntoooooooooooo gi.
darfur (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15202 on: May 26, 2008, 08:23 PM »

 Grin Grin Grin Grin Grin

ebelebe igba eeeeeee Grin Grin Grin Grin

janjaweed lekwa oooo Cheesy Cheesy
ify, room and parlour, guest room etc

ify tinyenu m na boys kwotas Grin Grin Grin
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15203 on: May 26, 2008, 08:26 PM »

Quote from: presido1 on May 26, 2008, 08:21 PM
Ify iwe ona ewe gi?
Joke joke joke all d way.
Ntoooooooooooo gi.
iwe wegbukwa ekwensu.
iwe ana ewekwanu m say gini mere?
onye putara na ogbo njakiri a naghi ewe iwe. Cheesy
I sim nto?nakwa e checki  Undecided i ga emecha koro ogiri rachaa.onu ahu i ji sim nto ga emecha kissie mu  Grin
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15204 on: May 26, 2008, 08:29 PM »

Quote from: darfur on May 26, 2008, 08:23 PM
Grin Grin Grin Grin Grin
 
ebelebe igba eeeeeee Grin Grin Grin Grin

janjaweed lekwa oooo Cheesy Cheesy
ify, room and parlour, guest room etc

ify tinyenu m na boys kwotas Grin Grin Grin
even d bois kwotas dikwa occupied  Grin
choo otu onu uzo dabere na ya,maybe o nwere onye di lucky to escape  Grin you can now pack in.sorry,Ify a digo higly booked.site na common room rute na bois kwotas,mmadu nocha ya.no face,no time,no usu,no shaking.  Cool
darfur (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15205 on: May 26, 2008, 08:32 PM »

but ify,
echem na asi na, ana aru extension behind the bois kwotas Cheesy

tinyenu nwa sudan that side. Wink  achoghikwa m inu ebe aji gbara too much maka umu hais ndia anaghi adi m mma at all
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15206 on: May 26, 2008, 08:33 PM »

Quote from: ifyalways on May 26, 2008, 08:26 PM
onu ahu i ji sim nto ga emecha kissie mu  Grin
ngwa were nke a Kiss Kiss Kiss Kiss Kiss Kiss Kiss
Obioma odi go ni now
ima anaghi m alike ka ina ewe iwe.
Quote from: darfur on May 26, 2008, 08:32 PM
but ify,
echem na asi na, ana aru extension behind the bois kwotas Cheesy
tinyenu nwa sudan that side. Wink achoghikwa m inu ebe aji gbara too much maka umu hais ndia anaghi adi m mma at all
Nwa sudan choro ihu the main maketi by all means. Ify consider him now Grin
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15207 on: May 26, 2008, 08:38 PM »

Quote from: darfur on May 26, 2008, 08:32 PM
but ify,
echem na asi na, ana aru extension behind the bois kwotas Cheesy

tinyenu nwa sudan that side. Wink achoghikwa m inu ebe aji gbara too much maka umu hais ndia anaghi adi m mma at all
i ga a passi this your request to the rite personthe main landlord,Oga Fake  Cheesy
o buru na okwete,a ga aruru gi an extension of the bois kwotas within 3 working days.i nwetabeghi onodu i bido tiwe order  Shocked Shocked i dikwa sure na barracks a ga aba gi?o kwa i zota ala first before i towa ute?i bukwa onye igbo sef?  Cheesy
@Pres,hmmmn kissia na esi nwa somalia nwa somalia  Sad who have you been kissing?ole nnenneigbo sef.i would told  Grin
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15208 on: May 26, 2008, 08:42 PM »

Quote from: ifyalways on May 26, 2008, 08:38 PM
@Pres,hmmmn kissia na esi nwa somalia nwa somalia Sad who have you been kissing?ole nnenneigbo sef.i would told Grin
Kee kwanu ote isiri mara usi nwa somali, ify odika gara umu somalia anara go nsusu before.
Fake ga anu nke a.
darfur (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15209 on: May 26, 2008, 08:44 PM »

ify na presido
ala lanu m Grin
iberibe ka mma na okorobia(aghogho for ify)
bukonu gerenu nti, ify isi na tosh wu nwanne gi somehow/anyhow/at-all-at-all/brotherly-love

anuru m na tosh si na o ga etinye the thing first, otowa nwanne-nwanne ya eweputa ya Grin
ify zere tosh o, de boy dikwa too much. hapukwa ihe a osi na oluola nwanyi. ebere emegbuola m nwanyi nke a tosh luru Grin Grin

bye-bye nu o, ify ekwekwala ka pres kpa gi aka o Cool
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15210 on: May 26, 2008, 08:47 PM »

Quote from: presido1 on May 26, 2008, 08:42 PM
Kee kwanu ote isiri mara usi nwa somali, ify odika gara umu somalia anara go nsusu before.
Fake ga anu nke a.
don't go i ku asiri na eweghi uru o ga abara gi.
onye toro nnem ochie from ma imere nne side nuru di onye somalia. Cheesy
Fake makwa about it.so even while asleep,i can tell a somalian from a trillion malawians also i can tell a somali akpa amu from burundi akap amu without even feeling it.lol go figure.
ofe m ree oku today,gi na darfur ka ahu ihe m ga eme unu.
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15211 on: May 26, 2008, 08:48 PM »

Quote from: ifyalways on May 26, 2008, 08:26 PM
onu ahu i ji sim nto ga emecha kissie mu  Grin
But why ka ijiri dee odika ihe a, i beieve na igaghi enye m belu som oge n'bia CIV.
Egwu na atu kwa m.
Quote from: darfur on May 26, 2008, 08:44 PM
bye-bye nu o, ify ekwekwala ka pres kpa gi aka o Cool
Aka nkpara la oredy, buko puwa ka anyi mee ihe anyi na eme before gi abata.
So i'choputaghi na since ibatara ify adighi happy.
Byeeeeeeee but don't pip maka ebe a awughi Felimbobo Guest Inn
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15212 on: May 26, 2008, 08:51 PM »

Pres i refuse to be left alone hia with nani gi.a naghi enye oke azu ha debe.Pres alakpuo m.lakwuru nwa somalia gi,while i lakwuru Romy,today bu turnu ya.  Cheesy
darfur ka chi foo and don't dream of mu,biko.
Pres ka chi foo.dream wellu wellu.its your right !,ihe i na apughi ime na ife,me di thing na nro,o nweghi onye ka akporo gi police. Grin

ka chi foo  Kiss

Ikomi ole smoke?  Angry anwuruoku 2008 !
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15213 on: May 26, 2008, 08:54 PM »

Quote from: presido1 on May 26, 2008, 08:48 PM

Egwu na atu kwa m.Aka nkpara la oredy, buko puwa ka anyi mee ihe anyi na eme before gi abata.
So i'choputaghi na since ibatara ify adighi happy.
Byeeeeeeee but don't pip maka ebe a awughi Felimbobo Guest Inn
lmao
ihe gi na onye na eme before?Pres ka anyi ga nwuo mmai jare.oya ga yite bongo gi,while i zip up my crotchet.blockua mu na ukwu mango by 25 gmt.  Cheesy
buh-bye.
presido1 (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15214 on: May 26, 2008, 08:58 PM »

Quote from: ifyalways on May 26, 2008, 08:54 PM
lmao
ihe gi na onye na eme before?Pres ka anyi ga nwuo mmai jare.oya ga yite bongo gi,while i zip up my crotchet.blockua mu na ukwu mango by 25 gmt. Cheesy
buh-bye.
i go cement u for the ukwu mango too.
good night nwanyi oma.
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15215 on: May 27, 2008, 05:06 PM »

Quote from: presido1 on May 26, 2008, 08:58 PM
i go cement u for the ukwu mango too.
good night nwanyi oma.
lmao
cement dikwa onu ugbua.eagle cement ka o bu ?  Huh

umu igbo,unu anola eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeh?  Angry
Ikomi ole anwuruoku?  Angry Angry Angry Angry
                      anwuruoku 2008!
romeo (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15216 on: May 27, 2008, 05:13 PM »

Hmmmmmmmmm Grin Grin Grin

okwu arurumala atogbuo unu nile!! 5 pages soso maka ikpa ihe gbasara ndi "otu aCheesy Cheesy
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15217 on: May 27, 2008, 05:21 PM »

Quote from: romeo on May 27, 2008, 05:13 PM
Hmmmmmmmmm Grin Grin Grin

okwu arurumala atogbuo unu nile!! 5 pages soso maka ikpa ihe gbasara ndi "otu a" Cheesy Cheesy
ole nke bukwa " otu a " this must be a new word  Undecided
Romy ole ije?darfur si na i . . . . . i can't say it jare  Cheesy Grin Cheesy
ole ubochi gi na Ikomi ga alu ogu dimkpa V dimkpa?i don't want to miss it.
romeo (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15218 on: May 27, 2008, 05:25 PM »

Quote from: ifyalways on May 27, 2008, 05:21 PM
ole nke bukwa " otu a " this must be a new word  Undecided
Romy ole ije?darfur si na i . . . . . i can't say it jare  Cheesy Grin Cheesy
ole ubochi gi na Ikomi ga alu ogu dimkpa V dimkpa?i don't want to miss it.

Referee ga adikwa naked too Cheesy Cheesy! Bed-i-mania 1
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15219 on: May 27, 2008, 05:31 PM »

Quote from: romeo on May 27, 2008, 05:25 PM
Referee ga adikwa naked too Cheesy Cheesy! Bed-i-mania 1
Nsogbu adighi  Cheesy
o bughi ihe ohuru now,i hula ya before so too has Ikomi so,olekwanu ihe m na ezozi again?  Cheesy
o setia unu tuam mbo na nti.nani anyi ato,ndi imi ogologo like Pres must not know.
Romy,happppppppi birthday in advance  Kiss lol,a dim egwu ! ! !
anyi a ga erikwa osikapa echi ahu?my speciality bu hennesyy na isi ewu  Cheesy bidokwa now haziwe akpa gi,anyway ujo adighim,i trust you 50% trust your akpa 101% .lol
Uche2nna (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15220 on: May 27, 2008, 05:32 PM »

 Shocked Shocked Shocked Shocked

O gini na eme na ebe a
sheniqua
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15221 on: May 27, 2008, 05:37 PM »

Quote from: Uche2nna on May 27, 2008, 05:32 PM
Shocked Shocked Shocked Shocked

O gini na eme na ebe a

I wonder.
Ify gba zi oto
Only Chineke ma ihe mega
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15222 on: May 27, 2008, 05:38 PM »

Quote from: Uche2nna on May 27, 2008, 05:32 PM
Shocked Shocked Shocked Shocked

O gini na eme na ebe a
lol
mgbochiume ndi "otu a" na udaume " ndi otu a " na eme ebe a  Cheesy
o nwere ihe iji bia?mmai,anwuruoku etc a naghi agba aka ele nwata eze so, mo-men,ole ihe iji bia?  Angry Angry Angry
romeo (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15223 on: May 27, 2008, 05:39 PM »

Quote from: ifyalways on May 27, 2008, 05:31 PM
Nsogbu adighi  Cheesy
o bughi ihe ohuru now,i hula ya before so too has Ikomi so,olekwanu ihe m na ezozi again?  Cheesy
o setia unu tuam mbo na nti.nani anyi ato,ndi imi ogologo like Pres must not know.
Romy,happppppppi birthday in advance  Kiss lol,a dim egwu ! ! !
anyi a ga erikwa osikapa echi ahu?my speciality bu hennesyy na isi ewu  Cheesy bidokwa now haziwe akpa gi,anyway ujo adighim,i trust you 50% trust your akpa 101% .lol

ihe gi di uto 2 much Wink Wink,

Nne idi egwu atu oyi!! kedu ka isiri mata ? online shebi? Hennessey di down already Tongue

Quote from: Uche2nna on May 27, 2008, 05:32 PM
Shocked Shocked Shocked Shocked

O gini na eme na ebe a

Boys umuaka ka noo na akpa amu ha adiro supposed i di n'etinye onu n'okwu Grin Grin
romeo (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15224 on: May 27, 2008, 05:41 PM »

Quote from: sheniqua on May 27, 2008, 05:37 PM
I wonder.
Ify gba zi oto
Only Chineke ma ihe mega

Ify na agba oto 24/7 ka obi na adi boys mma Wink
Quote from: ifyalways on May 27, 2008, 05:38 PM
lol
mgbochiume ndi "otu a" na udaume " ndi otu a " na eme ebe a  Cheesy
o nwere ihe iji bia?mmai,anwuruoku etc a naghi agba aka ele nwata eze so, mo-men,ole ihe iji bia?  Angry Angry Angry

LMAO!
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15225 on: May 27, 2008, 05:43 PM »

Quote from: sheniqua on May 27, 2008, 05:37 PM
I wonder.
Ify gba zi oto
Only Chineke ma ihe mega
heheheeeeeeeeeeeeee Nwando ndeewo.
Eve gba oto,who am i not to gbala oto?  Cheesy
udo di.o nweghi onye gba oto.anyi ana agba oto say gini happen?
we are fully and very well clothed in love,peace na obioma.
ole maka ndi ulo gi?took kiaful Kiss

Quote from: romeo on May 27, 2008, 05:39 PM
ihe gi di uto 2 much Wink Wink,

hmmn,ole nke bukwa "ihe m"?  Cheesy cherekwa Pres na abia i tapi okwu a.lol
well,i found out how and when i found out.till then,Remain blessed.  Kiss
Uche2nna (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15226 on: May 27, 2008, 07:01 PM »

Quote from: romeo on May 27, 2008, 05:39 PM
ihe gi di uto 2 much Wink Wink,

Nne idi egwu atu oyi!! kedu ka isiri mata ? online shebi? Hennessey di down already Tongue

Boys umuaka ka noo na akpa amu ha adiro supposed i di n'etinye onu n'okwu Grin Grin

lol
darfur (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15227 on: May 27, 2008, 09:25 PM »

ndi iberibe
agbafuola ha Grin
Ikomi (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15228 on: May 27, 2008, 11:01 PM »

Nwamdo kee kwan?

Ify how now?

Any other person, I say how now?  Angry
toshmann (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15229 on: May 28, 2008, 05:51 PM »

onye no ya Huh

kpom kpom kpom
ifyalways (f)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15230 on: May 29, 2008, 09:40 AM »

Atihaaaaaaaaaaaaaaaa . . . .ukwara ojoo  Sad Sad Sad Sad
kpom kpom kpom,o nwere onye no ebe a?
Darfur,Ikomi,Nwando,Tosh,Romy,Pres,Echeboy,Mortiple,Kashiff,GC na ndi umu ha ka no na akpa amueg Uche2nna bonjour !  Angry

a nam acho  mkpo utaba m acho. Angry Angry Angry Ikomi u are the most suspicious and promiscious suspect. Angry Angry Angry wetara m mkpo utaba m.  Angry

nnenneigbo na Otele,unu anola ?  Cheesy
Chukacarlo (m)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady
« #15231 on: May 29, 2008, 02:12 PM »

Ndi be anyi ekele mu unu,nke ana etu onyeya jide ooooo.
Page 2
Pages: (1) ... (470) (471) (472) (473) (474) (475) (476) (477) (478) (479) (480) (481) (482) ... (546) Go Up Send Topic to Friend by E-mail Reply 
Google
 
Web www.nairaland.com
Sections: TV/Movies (2) Music/Radio (2) Celebrities Job Talk Jobs/Vacancies (2) Career Talk Romance Books Politics Sports Fashion Travel
Health Schooling Religion General(2) Business Webmaster Programming Computers Phones Cars & Trucks

Links: Page1 Page2 Page3 Page4 Page5 Page6 Page7 Page8 Page9 Page10

Nairaland is owned by Oluwaseun Osewa
Nairaland Forum | Powered by SMF 1.0.12.
© 2001-2005, Lewis Media. All Rights Reserved.