|
presido1 (m)
|
i have always known na Ikomi were loose nuts.do u know of any mechanic to help tighten it?i nwere screw driver 6 by 12?  Pres ura na tum,buko ka chi foo.wait,i huru Romy?kwa ya chitaram crotchet m biko ohu darfur zutaram ya and i don't want him to notice that its not with me anymore Rommy si na crotchet gi eme go ochie, e'don chop soap taya. Wetin be that bolded word dia.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao ole ihe mere m jiri mee udika typo nke a?buko obu "owu" ka m choro idenu.my short short hands sef  biko,am really,honestly,frankly and genuinely sorry  Gwa romy,o mere ochie o di new,o dokara adoka sef ma o na esi usi,ya biko chitaram crotchet doo.  ole ihe i na esoyarim na azu sef?gini ka i som ga na threadia ndi di faithful eme?too kiaful 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Ify onweghi typo owu, look w and h di far na key board. Iwu onye aruru ala chineke tiri mbo na otele.  Ama agwa ya darfur echi
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
presido na ify anya na fu kwa nu.display of love unu adigo too much
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ify onweghi typo owu, look w and h di far na key board. Iwu onye aruru ala chineke tiri mbo na otele.  Ama agwa ya darfur echi bia nwokem mu na gi ana euse d same typewritter ka o bu keyboard sef?  nkem di na swahili language buko,just tupu i nweta "w" its "h". why i jiri nwee obi gbagoro agbago,ihe gi nile na echiche gi nile gbagoro agbago.**hissess* presido na ify anya na fu kwa nu.display of love unu adigo too much
o dikwa egwu ! o putara na e nweghi ihe di iche na etiti "rove" na "love" ?Yes, i rove pres  , but not like Ikomi.Ikomi bu my all time shugar.Ikooooooooo  biko ndi igbo "nnunnu" (bird) a na araghu ura?o nwere nnunnu m zutara kemgbe izu uka abuo ugbua,a hubeghim ebe o na ehi ura.i have been watching him closely yet no way. hi everybody 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
onye ziri gi ozi sef?i choro i gafee,just do that quietly,iwe na ewekwam  e chetaram egwu anyi na agu then,mgbe anyi na agba boollu na ulo akkwukwo tinyem na egwua,ebum ji na okpa  bia ebukwwam muscle/ji na okpa,don't even test me  Ikomiririrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrri my ihuna anyaimi
|
|
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Are u sure u are ok? should i call 999?
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
To my lovely ghettobaby http://www.youtube.com/watch?v=AloB01qu50Y&feature=relatedIfy  , ugboro ole kam lere ghi? Now wats her name babyo, shinequa, Nwando, e.t.c. Isi na owu ndi ekere ubochi sunday? So what makes ndi ekere other weekdays inferior?  How are u sure na ndi ekere ubochi Wednesday can't swing better?  presido na ify anya na fu kwa nu.display of love unu adigo too much
Pres lol, Igbo si na nmadi na agafe don't be silly, odim ka nkeghi is getting to licensed to be silly.  Unu si na nuts puru Ikomi na isi? Ikomi himself has been wondering although he always thought na owu a few bolts dapuru. Well now that he knows na owu nuts nga achowa replacement. That brings another problem, kee nke nga etinye, owu ground, ka owu cashew, ka owu kola? Inshort nga etinye all the nuts at least that would asure Ikomi na onwere spare nuts, incase any decides to dapula again. 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Ikomi try mezue the nut two or three as the falling rate di too much.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Ikomi try mezue the nut two or three as the falling rate di too much.
Since u know how much the nuts has been falling, that means u've been following me about and probably eating the nuts. In-short ihuna gi presido iwu squirrel, ina atasi my nuts. 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Igbo kwenu!!!!!!!! A bum onye Abia state. (Igbo Nairaland mothers & fathers) Ndi Nne mama oh!!!!!!!!!!!!!!, Ndi Nna papa oh!!!!!!!!!!!!!!
|
|
|
|
|
|
nwakaibe (m)
|
Nwakaibe na ekene oh oh.Ndewo ni.igbo mma mma ni.Ya gazie
|
|
|
|
|
|
sheniqua
|
Nwakaibe na ekene oh oh.Ndewo ni.igbo mma mma ni.Ya gazie
nwakaibe nwoke oma,ekene from sheniqua also known as ada bekee Igbo kwenu!!!!!!!! A bum onye Abia state. (Igbo Nairaland mothers & fathers) Ndi Nne mama oh!!!!!!!!!!!!!!, Ndi Nna papa oh!!!!!!!!!!!!!!
Rubi welcome to nzuko ndiIgbo Anambra n'imo bu nwanne now we say Anambra,Enugu,Imo, Abia and Ebonyi bu nwanne. Kwezu o nu.
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
nwakaibe nwoke oma,ekene from sheniqua also known as ada bekee
better known as BabyO
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
nwakaibe nwoke oma,ekene from sheniqua also known as ada bekee
Hahahhaha Ada obodo oyibo!!
|
|
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
When u say that ihe nile na ako gi oko, where exactly ka the oko nna ako gi? Let me know, I might be able to help, if the oko is in the right region 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
When u say that ihe nile na ako gi oko, where exactly ka the oko nna ako gi? Let me know, I might be able to help, if the oko is in the right region  o nanai nkea ka i ga ahu.  ahu niile na akom ako.from isi to nkpirisi akam  ihe e kweghim a typu sef  Oko a dikwa,Imakwa Ikomi,egwuregwu lakwa azu,d oko na akom na even na ime ime ozougwu central  ihe nkea dikwa egwu.don't worry tho,Fake zuru ka eme  have a nice weekend all 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
o nanai nkea ka i ga ahu.  ahu niile na akom ako.from isi to nkpirisi akam  ihe e kweghim a typu sef  Oko a dikwa,Imakwa Ikomi,egwuregwu lakwa azu,d oko na akom na even na ime ime ozougwu central  ihe nkea dikwa egwu. don't worry tho,Fake zuru ka eme  Are u sure? He might need an extra hand, ima na ike na agwu woke sometimes, I can start where he stops, if at all the OKO doesn't stop. And u never know which hand(lets say man) would stop the OKO finally. You know aka Fake ndiri ntakiri like that of lollipop, OKO ahu ga ako gi more, but with a hand like mine. Look Ify u can depend on me. 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
@Sheniqua nwoke oma Imela n' nnabata gi (chimgoziegi)
@ifyalways nwanyi oma imekwala n' nnabata gi (chimdubegi)
Ndi Igbo kara aka kwenu!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!
|
|
|
|
|
|
nwakaibe (m)
|
Obi di m mma mgbe m huru otu umu igbo siri jiri ebea na egosi na asusu anyi ka na aga n'ihu. Ada oyibo  ekene diri kwara gi. Jisie ike. Umu ada anyi na umu nne anyi ndi nwoke ya diri unu mma. Ofu ubochi anyi ga noko were nkwobi na mmaya ngwo lezie onwe anyi anya. Ana m ekene kwa Chris Anokwuru aka ochie na asusu igbo.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
@Sheniqua nwoke oma Imela n' nnabata gi (chimgoziegi)
Chaiii Chaii Chaii amaghi m na Sheniqua nwere ogologo amu!! wonders shall never end! Obi di m mma mgbe m huru otu umu igbo siri jiri ebea na egosi na asusu anyi ka na aga n'ihu. Ada oyibo  ekene diri kwara gi. Jisie ike. Umu ada anyi na umu nne anyi ndi nwoke ya diri unu mma. Ofu ubochi anyi ga noko were nkwobi na mmaya ngwo lezie onwe anyi anya. Ana m ekene kwa Chris Anokwuru aka ochie na asusu igbo. Gi na onye ga añukwanu mmanya ngwo? biko cho mmanya nkwu sharp sharp 
|
|
|
|
|
|
@osisi
|
ndi irom abiakwa again 
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
ndi irom abiakwa again  ada mmadu  . ha emekwala ya ozo  keduzi ihe aga eme ugbua  asi na toshman no ya ogara alutara gi ogu now. i ma na tosh bu onye n'enweghi aka oru. mana kemgbe oji luo nwanyi ogbaala awol osisi jisizie ike na aha ofuru gi 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
hi  happy uka nna maka ndi confirmed ndi nnas no na threadia.eg Romy na faky  ndi boyoyos na guyoyos abeg make una move front.ihere megbukwa unu nille  Tosh ga choo umu gi na akpa condoma felimbobo  Ikomi nke gi was lost to comfort nwa Ogoni na poracourt  Pres gakwa juo Udak nwa Eket ihe mere gi  darfur,hehhehe,nke gi ka no na purgatory  youngies ,nke gi ,hehheee ole ebe umu gi noo? Echelon,i bunu confirmed boyoyo  Mortiple,ole ebe umuaka gi no?gold circle?  Kashiiff,bia zara onu gi buko  Uche2nna ,well nke ya ka no na akpa amu  Romy na Faky,happppi uka nna  ndi nna papa  lol its good to be alive ! life is goood and sweet.ndi nwere nna enjoy,ndi na ewneghi nna be happy,ndi bu nna  ,ndi boyoyos,every year young  unu cherekwa adam nwanyi ga etota very soon,ihere megbukwa unu
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
otele agbaaalanu ooooo otele mgbeke otele n'ekwu uka na be nneka onye nsukka bi na iweka n'ulo uka nwanne emeka onye okwu n'uka otele otele, otele oma oooo  otele ify, nke ojooo  otele fake ahuru ahuru  otele tosh nsi nsi  otele darfur obara obara  otele presido aji dada  mana otele otele otele oma  igbo mma mma nu o otele ekeleee nuoooo
|
|
|
|
|
|