|
echelon (m)
|
ifyalways biko jiri ya nwayo, o gini na-ayadi gi sef  Ife afu abughi ife a na-akwanye mmadu akwanye, i nula? otele otele,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,,otele a na m anu ka o na-ada!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Otele Otele,otele nsi na ahuru  uka nna campaign contds: ndi jiri akpa amu ha gworo ogwu ego . . . . .ntooooo unu  ndi jiri nna ha gworo ogwu ego. . . .ihere megbuo unu  boyoyos happi uka nnas  a hurum nnam na anya n'ihi na e yirim ya.  now,Ikomi,anuwuruoku a naghi e weta oku at all  o bu onye oke akuko,too much story dey him mouth buko.mgbe o bula lets discuss,lets discuss,now tell him,o nwere ugbo ala ohuru ndi honda buputere  aha ya bu "end of discussion"  .buko gwa anwuruoku na ike akuko a dighim.okwu mu na ya kpebiri na ugbo ahu "end of discussion"  he should go get me one fast !  GC na nnenneigbo,Rubi na nwakaibe,Chisimdi na jennykadry  ndi ozo,kuo nu isi unu na okwute 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ifyalways biko jiri ya nwayo, o gini na-ayadi gi sef  Ife afu abughi ife a na-akwanye mmadu akwanye, i nula? Boyoyo i kala  ga luo nwanyi buko. ujo iza "daddy" ana atu gi? ga luoooooooooooooooooooooooooooooooo nwanyi  koro nke o bula no gi nso gawa na alter 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Otele Otele,otele nsi na ahuru  uka nna campaign contds: ndi jiri akpa amu ha gworo ogwu ego . . . . .ntooooo unu  ndi jiri nna ha gworo ogwu ego. . . .ihere megbuo unu  boyoyos happi uka nnas  a hurum nnam na anya n'ihi na e yirim ya.  now,Ikomi,anuwuruoku a naghi e weta oku at all  o bu onye oke akuko,too much story dey him mouth buko.mgbe o bula lets discuss,lets discuss,now tell him,o nwere ugbo ala ohuru ndi honda buputere  aha ya bu "end of discussion"  .buko gwa anwuruoku na ike akuko a dighim.okwu mu na ya kpebiri na ugbo ahu "end of discussion"  he should go get me one fast !  GC na nnenneigbo,Rubi na nwakaibe,Chisimdi na jennykadry  ndi ozo,kuo nu isi unu na okwute  Chei kiloroquin di ka otanyere gi isi mgbaka, ga na nke nwoke ahu bi na akuku ilo ikomi ha, ona agwo ndi ara biara ohuru.  Otele so u no no say i don bab ma dada, ask darfur naw he was dia that very day onye isi nchu aja na sabati anyi kpuru m the thing 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
onweghi ihe jikoro mu na ndi boyoyo any more.i deal with men  show me your kids and i would show u ma crotchet Pres ga luoooooooooooooooo nwanyi.i kala ! how far Pres?ole ebe i no ugbua?odida anyaanwu ka o bu  Fake na ekele ooooo.
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
onweghi ihe jikoro mu na ndi boyoyo any more.i deal with men  show me your kids and i would show u ma crotchet Pres ga luoooooooooooooooo nwanyi.i kala ! how far Pres?ole ebe i no ugbua?odida anyaanwu ka o bu  Fake na ekele ooooo. Anu m ebe nile, if u call me boyoyo again i go take vex marry second one join my first lady. Ana m eri arushi 1st lady haziri le m. Ona ato enyele nwoke enyele nwanyi  Akpiri doo gboo gi ebe ahu. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Pres owu rotten anu nchi?  fiakwa Fake zutaram antelope na grasscutter,buru nchi gi ga front. boy  ,i have no biz with your type anymore.shoe nwere size buko  my size ugbua bu men with working,functioning and reproductive "akpa amu"  kedu maka Fromuk sef?a hurum ya na nro today. Romy hi  Tosh otuto tokwa gi na otele dia.i still rove u sha 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Ndi igbo anyi siri ike thread a anaghi anwu anwu
|
|
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
hi happy uka nna maka ndi confirmed ndi nnas no na threadia.eg Romy na faky  ndi boyoyos na guyoyos abeg make una move front.ihere megbukwa unu nille  Tosh ga choo umu gi na akpa condoma felimbobo  Ikomi nke gi was lost to comfort nwa Ogoni na poracourt  Pres gakwa juo Udak nwa Eket ihe mere gi  darfur,hehhehe,nke gi ka no na purgatory  youngies ,nke gi ,hehheee ole ebe umu gi noo? Echelon,i bunu confirmed boyoyo  Mortiple,ole ebe umuaka gi no?gold circle?  Kashiiff,bia zara onu gi buko  Uche2nna ,well nke ya ka no na akpa amu Romy na Faky,happppi uka nna  ndi nna papa  lol its good to be alive ! life is goood and sweet.ndi nwere nna enjoy,ndi na ewneghi nna be happy,ndi bu nna  ,ndi boyoyos,every year young  unu cherekwa adam nwanyi ga etota very soon,ihere megbukwa unu Ifysiempre!! thank you very much for remembering the fathers of the house  ! iwe jide boys, let them marry !!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ewwww Romy da sweetest,thank yous too  mana be a good daddy to us too  and anyi would always be good daughters and sons.anyi ga aluta di ji cash,gotara gi ogo na be ndi ogalanya  Pres ole ebe i nwetara your info?  a chorom i ga nwuo palmmy,From are u game?imanu d normal place. . . .ugwu ngwo  Oziomatv i ga dikwa ndu?ooooh choochi. boyoyos unu ga luo nwanyis,unu bia lupusia anyi na be nna anyis buko  o gini bi ife ndia sef? 
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
don't let Ikomi read this.owu ndi mmai bu egwu eji.anyi na akuli band elu kuo d band front na back no shaking  cheiiii let our iko mmai never ger dry.iseeeee. i si na m joro njo?hmmmn o ga eme gi na anya Pres  kedu maka nnenne sef?e chefurum i ju Otele  anyway,with Otele by her side,i know shes fine.  Pres u want to disrupt my drinking session?it wont work igbo ka chi foo nu.  nwa mmuo e megbuna nwa mmadu,nwa mmadu emegbuna nwa mmuo. @Rubi biko i bu nwoke ka i bu nwanyi?kowanu ofuma biko.ndeeewo.ya gaziere gi
|
|
|
|
|
|
2roll (m)
|
[b]Ifyalways[/b], i katara ahu. ibu odogwu nwanyi. Ole ote edi? eji m aka na ina enweta onwegi na mba ivory coast.
I na gbaru tekwa ulo?
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
hey ify, e misiele m gi. o gini mega kwanu ngaa?
Ndi Igbo kedu nu
|
|
|
|
|
|
fromuk (m)
|
Hahahahahaha kee kwa ndi na ahu m na nro, i cover ma sef with blood of Jesus before onu ahu puru m ndi ojoo  GC how now? long time no see, odika ikomi anaghi enye gi ohere bia kelee ndi igbo. Ifyalways kedu? okwa gi ka m huru yesterday, okpu ahu ikpu yesterday adighi gi mma na isi ikpu.  Romeo onye nna olee ma nwanyi gi na nwa gi, ahu odikwa? Ikocracy ihe ahu oka na emetu gi na isi? Igbo asi m ka m bia kele nu Jide nke onu iji. ndu mmiri ndu azu, egbe bere ugo bere nke si ibe ya ebele nku kwa ya. Ya ga zie nu 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Does a soldier serve in the army at his own expense? Fromuk/Presido ike gi agwu wa'nam. If NnenneIgbo was here am I would have handed u to her and she would have reinforced/remind u of your limits, just in case u might have forgotten. For it is very wise for every man to know his limits. Keep it coming, I wish u had one username so that I would know exactly who am dealing with, maybe its a man without a nation or one without status. Fromuk, now who wants to know where your from? Presido  is that a title? Wokem took time.  BabyO/Nwando (you're never sure who your dealing with) thanks for the song inugo? I never knew u wanted it so bad, na clubu  . Nne Ike agagi ekwem people would be watching, anyi ga acho room inugo?  And to my friends I say hello. Ifyalways onwere ihe nwere igba Pres? 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
@Ifyalways, abu m nwanyi eji eje mba. Igbo kwenu!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!
|
|
|
|
|
|
nwakaibe (m)
|
Gini mere umu ada igbo jiri hapu i kene m na ubochi uka ndi nna? alugom nwanyi, gba nkwu , gbakwa akwukwo n'ulo uka.Oburu na i kala ma ilubeghi nwanyi, biko pu na uzo ka umu ada bia kene anyi. Nze Nwakaibeya ekene umu oma umu ada igbo.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Romeo onye nna olee ma nwanyi gi na nwa gi, ahu odikwa?
Nwanne udo di my side!! Ndi be m di mma. Gi kwanu? kedu maka NNE?
|
|
|
|
|
|
2roll (m)
|
EWooooooo!!!!!!!!!!!!!!!!! Umu nnem ndi no ofesi o di kwa mma eeeeeeeeeeeee? Birikwennooooooooo, Ebe onye bi ka ona awachi Ejim aka na unu na anochite anya ndi igbo ebe obula unu no Na gbaru tekwanu ulo. Ala igbo atowuola onwe ya, nke kacha nke ala owerri. I batazie ugbo elezighi anya i ga amala ya. Ebe niile na ewuzi ochaaa.
|
|
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Nnenne okwa di gi ka akporo "my love" ebea ooo  !!!
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
he he he kedi onye kporo di'mu "my love"
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
norokwa ebea ka nnenneigbo jide gi ebe gi na presido n'eme cyber love  Imaghi onye bu nnenneigbo? ezenwanyi mbu na igbo kwenu thread!!
|
|
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Ngwa ga tinye amu gi na River Niger 
|
|
|
|
|
|
jennykadry (f)
|
ifyalways ka nma bu ezenwanyi no na thread aaaaa  kedi onye choro ina fumu di mu presido @2roll aburo kwamu onye anambra 
|
|
|
|
|
|