|
presido1 (m)
|
so ebea ka ifyalways pad na presido ne gwu love okwa ya  no be only pad pampass follow, jenny are u carried? Join the chorus if you are an entity.
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
onye ka ina enye nni 9 months?  ekwekwana kam gwa gi okwu romeo presido inwaa anwaa meghalia ife ikwuu maka agaba nke gi agaaa  agaba rapusia ndia na a pretend anyi ma na inwee umu 4,nuo felimbombo mana anyi ka fuu gi n'anya  ChinenyeN amam enough fine chicks so mgbe idi ready,holla
|
|
|
|
|
|
Queenisha
|
Chineke forbid bad thing. Oh jenny bu zi Rampant? This boy nwe this place di iberibe o di ka obu onye gay
|
|
|
|
|
|
rampant (f)
|
Chineke forbid bad thing. Oh jenny bu zi Rampant? This boy nwe this place di iberibe o di ka obu onye gay
rapu anumanu kporo onwen ya admin,obele nwan ko bu,everyday nsi kan ba'yen nl oburu ban,osi na nmadu na ga offtopic,mana osisi jiri nwanyo ga tu na dating section iga fu otu mukina na ndi otu ya si aga offtopic na "iice can i meet u thread" amaro mu ma anumanu ona fukwa ya,anumpam
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
ChinenyeN amam enough fine chicks so mgbe idi ready,holla
Eziokwu? Umu nwanyi ndi Igbo mara mma? Ha di afo ole?
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
@ibobabe nkea wu from cowboy otele http://www.youtube.com/watch?v=QgRq6-ug91Qgbuom ma anwuo  ibobabe a gam ebere gi akwa o.  ilughi m a gam ebere gi akwa o  okwa . . .  . . okwa . .  agwala m gi now . .  ichoghi i ge nti  a gam ebere gi akwa o g'isoro agaba cigar na cocaine tawasichara isi(nke felimbombo taforo) a ga m ebere gi akwa o  heheeeeee luo m o tupu m bido bewe akwa o. . . adibela ihe ihuru.
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
E don happen!!!!!
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
otele,i totally loved d song  but emm o mean rokwa na mga eso gi,lol mgbe i ga na ebe akwa biko see onwe gi foto ka anyi fu ka imi na onu di gi  unu egbugo agaba ebea,isi na obu ife felimbombo tafooo,kai!!hahahahahahahaha egwu abiala gi,i hav my head screwed on rite, lotekwa na adugom ndumodu maka unu niine  umm ur profile pic di really informative, 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
onye ka ina enye nni 9 months?  ekwekwana kam gwa gi okwu romeo presido inwaa anwaa meghalia ife ikwuu maka agaba nke gi agaaa  agaba rapusia ndia na a pretend anyi ma na inwee umu 4,nuo felimbombo mana anyi ka fuu gi n'anya  ChinenyeN amam enough fine chicks so mgbe idi ready,holla Efi na-enweghi odudu bu chi ya na-achiri ya ijiji . . . O burugodi maka nke a ojugo m afo. . . ma na ama m na I ga-ekwu nke ka mma ma onwere etu esiri wee mee O buru na ihe nile ha na-ekwu aburo eziokwu. O kachasi ka O si metuta Mbobo. . . Nne i di uto. . . daalu ezigbo nwa 
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
agaba imana d akuko bucha eziokwu mana onwero ife omee  confession ka na echezi ona aka mma ma mmeadu mee ife,okwupute ka obi luo ya ani ginwa ka m na echezi, 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
agaba imana d akuko bucha eziokwu mana onwero ife omee  confession ka na echezi ona aka mma ma mmeadu mee ife,okwupute ka obi luo ya ani ginwa ka m na echezi,  Nne maka felibombo, enwerokwa m any confession. . . .  any other confession ichozikwara nke I na-amatabeghi, I juo m. A ga m aza.  How acada? O na-abakwa n'uburu? too much to read shandi ozo emego ya. O gaghi eru na nke gi O to.
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
acadas great takin a break tomo, goin to another city for like 5 days before isi agbaa mu popcorn  kee kwanu maka ur own end 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
acadas great takin a break tomo, goin to another city for like 5 days before isi agbaa mu popcorn  kee kwanu maka your own end  My experiment na-agba isi akwarama na O bu mu na ya. . Adi m fine all the same O dikwa mma ka i je zuo ike. . . oburugodu abali abuo na beach . .
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
mna ano maybe 5 days no internet or calls,yaaay!!! freedom, biko isi gi mee explode, zite ubulu gi to me for experiment 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
mna ano maybe 5 days no internet or calls,yaaay!!! freedom, biko isi gi mee explode, zite ubulu gi to me for experiment  hahahaha . . . my pleasure ma o buru na o ga-eme gi obi oma. . ma a mara m na I gaghi acho ka Oko koo m 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
that was a painful memory ma o buru na egwu ahu kwutere ya ofumaumunwoke di badndokedu ka mmadu ga-esi hu odika gi mee udi omume ahu? na wa
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol shebi na u send me message?i choro i hapum na uzo now?  Mana odika o nani na romance na religion section ka ara di ban na acha ya.e kele diri Jah na a naghim agakabe that side.nnem chiri m warning  jenny kedu maka ndi ulo gi?a nurum na i na alike waistcoast?i nwere otu to dash me?.juo pres ma o bu darfur ma size 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
breaking newsfaketan tests positive to hiv source: nairaland newsreporterumunna, bikonu ngwa ka anyi mee ka umunne. omeela ozo. bikonu ndi ma ka esi ekpe ekpere over to you. o wu zi ihe miracle ga agwota. faketan ujo atula gi, anyi no ya. we shall do whatever it takes. igaghi anwu. fake i ga adi . . .hoha. khm . . khm . . khm . . . @ibobabe abiala m, o bu m bu toshmann nwa mama anu ana agba egbe. . o na acho condom. agbusi gbara otele 1 eju n'efe n'elu1 akirika . . gbara igurube1 eziokwu aluola m nwanyi. yes. aluru m nwanyi ohuru. asi na ibiara oge m bu eligible bachelor, na aga school na obodo eliza, agaram adaba train gbarute ukraine  nsogbu adighi. jisike. maka ndi iberibe nilea n'erijubaghi afo, biara ichu nwa ada mara mma . . . nkea wu for unu http://www.youtube.com/watch?v=Lt6o8NlrbHg . . . e no go work for una
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
breaking newsfaketan tests positive to hiv source: nairaland newsreporterumunna, bikonu ngwa ka anyi mee ka umunne. omeela ozo. bikonu ndi ma ka esi ekpe ekpere over to you. o wu zi ihe miracle ga agwota. faketan ujo atula gi, anyi no ya. we shall do whatever it takes. igaghi anwu. fake i ga adi . . .hoha. khm . . khm . . khm . . . @ibobabe abiala m, o bu m bu toshmann nwa mama anu ana agba egbe. . o na acho condom. agbusi gbara otele 1 eju n'efe n'elu1 akirika . . gbara igurube1 eziokwu aluola m nwanyi. yes. aluru m nwanyi ohuru. asi na ibiara oge m bu eligible bachelor, na aga school na obodo eliza, agaram adaba train gbarute ukraine  nsogbu adighi. jisike. maka ndi iberibe nilea n'erijubaghi afo, biara ichu nwa ada mara mma . . . nkea wu for unu http://www.youtube.com/watch?v=Lt6o8NlrbHg . . . e no go work for una Ibobabe kpchara anya maka onye aO bu ezigbo enyi m na agbenyi ihe O na-ekwu. naani ihe na-esere m na ya bu nwanyi. he invented the felibombo story ka o wee nara m nwanyi ma na O wokuro. . . . so eziokwu na-esi ya na onu bu good morning ma abia nihe gbasara nwayijuokwa ify. Nne biko gbado anya
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
toshman anu ana agba egbe ona acho condom??  daalu for d advert adim alert  that was a painful memory ma o buru na egwu ahu kwutere ya ofumaumunwoke di badndokedu ka mmadu ga-esi hu odika gi mee udi omume ahu? na wa
egwu afu ekwusiroo but no shakes I'm almost 100% alrite,eh fa di bad, o why mmadu ga asape anya ofuma  mmadu niine no ebea na ekwu ofu ife,  ibukwa legend
|
|
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
fake, mga akujikwa gi ukwu rapu egum aka ona eweputa d okija in me oo  gi na ndi otu gi ma ife fa na ako, anya afu , 1, 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
fake, mga akujikwa gi ukwu rapu egum aka ona eweputa d okija in me oo  gi na ndi otu gi ma ife fa na ako, anya afu , 1,  biko nnu akujikwala. . . . i maro na I nwere ike ime monk o chuwa nwanyi . . . anya afu gini? O ga-abu ihu nowke na-achu onye dika gi, itawa ya uta . . .ma y aburukawa na m na-achu gi  Lesson: I choo i mee kpom kpom kpom, tinye gap after each kpom, ma O buro etu ahu, ogho rikom. . .
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
fake, asikwa na inwee hiv  ichefugo page 400??? 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
fake, mga akujikwa gi ukwu
nne bia kujie m ukwu  . . . oooops aluola m nwanyi onne bia tee mentholito n'ukwu 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Nke a nwa O na-enyekwa nsogbu Okwa I bu medical doctor to be? 3 minutes test adigo I check ma O bu eziokwu ma O bu asi. O gaghi egbu gi oge i choputa I nu . . . Omalicha  Page 400 . . . O nwere onye aka ya di ocha? Ya bia kwuo . . . .  Ma ya wuru maka HIV, I ga-achoputanwu . . .ahinze chukwu maka ELIZA test
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
tosh idi terrible e mean m ukwu(leg) not ukwu (hip) ichoo kam tee gi menthol n'ukwu rite? ndi mmadu na agwam na akam sii ike ka osisi, mtesia gi menthol eh,iga eji akwa kuupula oso  agaba inwee ma inweroo onwero ife omee asii anyi emena unu ostracize mana iga eziteelum result test eliza na pm  ibu a sweetheart u know . . daalu for the kpom kpom tips okwa otua ka isi e take d nu chicks through d ropes 
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
fake, egwu ginwa di sooo sad  e follow m d link,i ope its jus d song not the written words oo because obulu nke edee ede,its such a terrible thing. . .  eiyaaa,ndo
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
O buruokwa etu ahu baby. . . I ma na I di iche nne daalu maka nke a. kedu abe m ga ziga nyabu private message? A ga m ezite ya osiso fake, egwu ginwa di sooo sad  e follow m d link,i ope its jus d song not the written words oo because obulu nke edee ede,its such a terrible thing. . .  eiyaaa,ndo Daalu nke oma . . . a na-eji ihe mere amuta ihe . . . aputara m siwanye ike.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
onye ka ina enye nni 9 months?  ekwekwana kam gwa gi okwu romeo Eji amu eyi ashawo egwu? gwa m okwu nne!!
|
|
|
|
|
|