|
ibobabe (f)
|
Eji amu eyi ashawo egwu? gwa m okwu nne!!
anwana m  fake, eee ,nkem di iche,hahahahahaha oo na fa enwero mail boxes ebe a? zite d results!!  as for d egwu I'm glad na idigo better evrythin happens for a reason i guess, ope na ike isii aburokwa nke igbasa umu nwanyi wicked because clearly u love em ladies 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
anwana m  fake, eee ,nkem di iche,hahahahahaha oo na fa enwero mail boxes ebe a? zite d results!! >: Nne enwerokwa mailbox, akara m ezitegoro gi ya as for d egwu I'm glad na idigo better evrythin happens for a reason i guess, ope na ike isii aburokwa nke igbasa umu nwanyi wicked because clearly u love em ladies  Mbanu nu. . . .  A bu m onye obioma and i makwa nke ahu ofuma . . .ihe ikpeazu m ga-acho ime bu imewapu nwanyi obi . . . 
|
|
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
unu agaghi ahapu ibobabe ka o nuora unu mmiri togboro unu iko  ihe a wu otu unu si chupusia umuoma nile n'abia na threadia  romanus, romanus akporo m gi ugboro ole. no wahala, i gaha e-change aha gi. okwa fake bu agaba ugbua. very soo o ga abu from agaba to ashawo  bikonu hapunu igbo babe o. fake i meela your hiv confirmatory test?
|
|
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
chukwunna napu kwa ekwensu ike 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
chukwunna napu kwa ekwensu ike  napu ya ike nyekwanu ya onye? nke enyere idi amin, gini ka oji ya mee?  biko romanus na fake, hapunu ibobabe aka o. tupu toshmann nwa mama agara unu supreme court 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ole crotchet m oooooooooooooooooooo ? I na C ,o si ole aga ugbua?  lol ,C ,biko lekwa ihe I dere somewhere;  dikwa careful with the mmai,Ikomi bukwa onye iwe + onye mmai  Now thats a very technical questions, I'D just give u the rules. Udiri ihe ahu meee, ana alu udi nwanyi ahu on probation, whereby the probation period is determined by her potential di. If the man comes back to say that the lady's attitude to nmayi has not improved after the probation period, aga enye ya back half the dowry he paid, with the believe he has enjoyed the other half. whether he keeps the lady or not is now determined by the father-in-law, but most smart di's do keep the lady, because umu nwanyi nna alike nkwu na di baaaaaaeeeeeeeeeeeeeeddddddddddd. It happened in Abakiliki. Anyi jere iluru Ikomi nwanyi. So it happened that my father-in-law to be, mu na ya na ata nkwu na ofu bar, so we all somehow knew each others secret. Which he wasn't comfortable with. Like one of his secrets I know so well wu that na ya na nwanyi nwe bar na akpa, and nwanyi nwe bar awugi nwuye ya. So even if I become his son-in-law what guts has he got to tell me not to cheat on the daughter even if I so do? Do u understand? So on the igba nkwu day everyone was soooo happy, including my mother-in-law to be. The only sad guy was the father-in-law and only me and him knew why. And one of his other grievance with me is that would I be able to take care of his daughter considering the level of my nkwu intake. And I reassured him not to worry over that, that his daughter is in save hands. But Ify u know they always say "The evil that men do lives after them" but now "it lives with them". Madam Rebecca that owns the bar was more of his problem. Well the D-day is here no going back. And u know that one of the rules of Igba nkwu is that when the girl is given the palmmy to take a little and pass the rest to his supposed darling, if she takes a little of the palmmy and spits it out of her mouth the Igba nkwu stops there, it means she is not happy with the man and the marriage. So the father knowing this decided to pour Ogogoro into the cup the girl was about to drink from and pass to me. The fathers believe was that since the girl has never tasted any alcohol, if she takes a sip of the ogogoro she would spit it out and I would have to be disappointed on that day, and go home without her daughter as everything would there and then be cancelled by Ikwu na Ibe. The father filled the cup to the brim and gave it to the girl to take a sip and pass the rest to me. Look Ify if I tell u she did not pass the cup that would be a lie, she did pass the cup, but it was empty. Nwa finished the ogogoro. don't ask me how I knew it was ogogoro in the cup, because I could smell it. I stood up from my sit, consulted with her dad privately, my words exactly were "papa Nkechi we would suspend all activities right here until further notice". The man started pleading with me that he never knew she was like that, that I should not bring shame on him. I told him "a man should hang his coat, where his hands can reach. papa Nkechi ike nwangi aghagi adim." lol.  dikwa careful with di mmai  o ga adiririrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrri unu abuo nma.Pinky na Ikomi  @all otu rovee  ,ka ututu tututara anyi nile kobo anyi furu efu 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Oooo! choochi . . .
Lekwa m lekwa boxers m , O dikwa ocha. . . .
Toshman nwa ama ama, anu a na-agba egbe O na-acho condom, igbakaria O chowa G-string.
Aka kpara ezekudene, O kwuo onye chiri ya ozo, Romeo, romeo, O na-abu ugboro ole ka m kporo gi . . . .
Ibobabe mmamma
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
daalu tosh  rapunu ibobabe aka  fake/agaba oo eziokwu na inwee username ozo bu ashawo??  okwa isii mu gwa gi okwu?? 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
daalu tosh  rapunu ibobabe aka  fake/agaba oo eziokwu na inwee username ozo bu ashawo??  okwa isii mu gwa gi okwu??  Osisa bu mba. O siri na ozo m ga-aza ga-abu ashawo. Just do a search. hahaha . . . . Kedu ka imelu?
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
adim mma jus talkd to onye anwa mee kam kuo that egwu hmmm,nwee ike chighaa azu  kee ka ginwa me?
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
aaah obi di m uto na idi mma. . . .munwa dikwaazi mma eeeekwa! kedu ihe o na-acho? O choro ka gini mee. . . .anyway a na-asi na ebe onye na-ebighi na-agu ya karia ebe obi. Ya kpacharakwa anya ooo  . . .okwu ya bukwaranu gini? O na-araru bu ura?
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
aaah obi di m uto na idi mma. . . .munwa dikwaazi mma eeeekwa! kedu ihe o na-acho? O choro ka gini mee. . . .anyway a na-asi na ebe onye na-ebighi na-agu ya karia ebe obi. Ya kpacharakwa anya ooo  . . .okwu ya bukwaranu gini? O na-araru bu ura? ah ah,o na ayo sinc octoba 2007 mmadu na eme mistakes  mnwee ike meelu wa mmadu ebele ka munwa nwekwuo peace  mna akwado d travel for echi packin up,adim hapi n excited,yaaay 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
ah ah,o na ayo sinc octoba 2007 mmadu na eme mistakes  mnwee ike meelu wa mmadu ebele ka munwa nwekwuo peace  mna akwado d travel for echi packin up,adim hapi n excited,yaaay  O di mma O gi na ya na-eje ya bu njem?  Anyway O buru na inwetara peace through that, obi di m mma.  Have fun . . anyi ga-akpa mgbe I batara
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
lol,nope o no nija o mu na nwannem nwanyi na aga d njem 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
lol,nope o no nija o mu na nwannem nwanyi na aga d njem  Chei Ok O di mma . . . nsogbu adigh i. . . O ga-ralu ezigbo ura taa. O bilateral ka iji bia obodo a? chei nkata kalikwaa
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
bilateral?? kee ife o mean asirokwam ya nam kwee anyi just kpaa nkata wiout iwe 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
bilateral?? kee ife o mean asirokwam ya nam kwee anyi just kpaa nkata wiout iwe  Bilateral . . .O bu na ighotaro ya then isiro ya . . an exchange stuff. Achoro m ikpawa maka ya sha . . . Aaah ok . . .naani ikpa nkata ezugo ime ya obi oma. O kwa ngi nwa kpoo ya? so de poor boy ga-alaru ezigbo ula.
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
nope,not an exchange student emeem transfer from nija ndi nkuzim egbuo m  yanwa kpooo not munwa kai chefuo maka ya na d akuko nwee k leg 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Aaah Ok no p.
kedu school i nobu naija? Adighi m sure na ha ka di serious? Etua idi ihe ha ga-acho naka gi bu so kindness or I daa.
Naija sefooo
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
could u wepula that quote? umm,ekwessim idi anonymous
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Prof Af na ndi otu ya lol
Hmmm nwoke ahu ejighi arsenal ma o bu manchester egwu egwu. Yet nwunye ya makwara mma. I mekwere nke oma si ebe ahu gbaputa. After all the medskul ka na-ebido ebido
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
loool i know u then n u prolly kno me u ass oya confess!!!  oburokwa so afoke,iman kwete onye bu d main person bunch of peverts. . 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
No I should know you but amaro m gi . . . . lol what level ka Igbapuru?
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
thank God means na my stayin@ home 24/7 paid off  4th course ooo umm,please take off that quote,thanks before onye mam adabata ebea this world di frigin obele naira land di dangerous ooo  inobu in that school?
|
|
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
oburokwa so afoke,iman kwete onye bu d main person bunch of peverts. .  ama m na O buro so ya . . .lol But I manu a na-enwe nukwu manwu na obele manwu OK ewepu go m ya . . . lol
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
omg!!!!! agwanam na iso na thse stupid anya afu umu nwanyi house doctors!!!!!  i had already started d clinics before i left. . . nna mehn,list a bu eziokwu ooo!!! house doctors fa na ezite na abu d randiest people on this planet,ma ewu ma okuko, ewwww kai!!so onyenkuzi gi bu for reals? as for d quote,uv done it already,thanks  d oda mmanwu kakwa afoke na rank ooo
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Mba esoghi m . . . . .lol . . on the contrary. . chei I don die . . I go tell you who I am but nne Ogwula ihe m nwdebere ike na ebe a.
abu m ezigbo mmadu. . . . . kedu ndi nke bu anya afu nwayi nwanu? lol
Onye I na-ekwu bu maka ya O no ebe ahu?
|
|
|
|
|
|
ibobabe (f)
|
 ezigbo mmadu ndi mmo page 400 ooooo kai!!! ndi house doctors di sooo bad, jilu anya na eme babes xray  ee d oda person ka no there, stupid ass old man
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
which person? old person? chief ka o bu ndi obere? Nne hapuchaa ihe page 400 ihe a ihe emere na internet . . .lol na mmadu, abu m the best you can get . . .  Chei I wepula picture gi. Akara m iletukwa ya anya ka mara ma ga-cheta onye I bu
|
|
|
|
|
|